Psalms 40 (BOICB)

undefined Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid. 1 Eji m ndidi chere ONYENWE ANYỊ,ọ tụgharịkwutere m, ọ nụkwaara akwa m. 2 O sitere nʼolulu na-amị amị,nke apịtị na ụrọ juru, sepụta m;o guzobere ụkwụ m abụọ nʼelu oke nkume,nyekwa m ebe siri ike ka m guzo. 3 O tinyere abụ ọhụrụ nʼọnụ m,abụ otuto nye Chineke anyị.Ọtụtụ ga-ahụ ya ma tụọ egwu,ha ga-atụkwasị obi ha nʼime ONYENWE ANYỊ. 4 Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ,onye na-eme ONYENWE ANYỊ ebe ntụkwasị obi ya;onye na-adịghị ele ndị mpako anyamaọbụ ndị na-atụgharị gbasoo arụsị. 5 O ONYENWE ANYỊ Chineke m,ọrụ ebube ị rụrụ dị ọtụtụ,ọ dịghị onye pụrụ ịgụkọta ihe niileị kwadooro maka inye anyị;a sịkwarị na aga m ekwu ma kọsaa ihe banyere ha,ha karịrị ihe ọnụ pụrụ ikwu. 6 Aja na onyinye abụghị ihe ị chọrọma ị megheela ntị abụọ;aja nsure ọkụ na aja a chụrụ maka mmehie abụghị ihe ị chọrọ. 7 Mgbe ahụ, ekwuru m sị, “Lee m, abịala m,e dere banyere m nʼime akwụkwọ mpịakọta. 8 O Chineke m, ọ bụ ọchịchọ m ime ihe ị na-achọ,iwu gị dị nʼime obi m.” 9 Ana m anọ nʼetiti ọgbakọ ukwuu na-ekwusa ihe ziri ezi;dịka ị maara, o ONYENWE ANYỊ,anaghị m emechi ọnụ m. 10 Ekpuchighị m ezi omume gị nʼime obi m,ana m ekwupụta maka ikwesi ntụkwasị obi gị na nzọpụta gị.Adịghị m ekpuchi ịhụnanya na eziokwu gị,nʼebe ọgbakọ ukwuu nọ. 11 O ONYENWE ANYỊ, ezonarịla m ebere gị,ka ịhụnanya gị na eziokwu gị chebe m oge niile. 12 Nʼihi na ọtụtụ nsogbu a na-apụghị ịgụta ọnụ gbara m gburugburu;mmehie m niile akarịala m, apụghịkwa m ịhụ ụzọ:ha karịrị agịrị isi dị m nʼisi,obi m na-adakwa mba nʼime m. 13 O ONYENWE ANYỊ, ya masị gị ịzọpụta m;O ONYENWE ANYỊ, bịa ngwangwa inyere m aka. 14 Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m,bụrụ ndị a ga-etinye nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara;ka ndị niile ọ na-amasị ịhụ ịla nʼiyi m,laghachi azụ nʼihere. 15 Ka ndị ahụ na-asị m,“Ehee! Ehee!” kụja nʼihi ihere onwe ha. 16 Ma ka ndị niile na-achọ gịṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị;ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile,“ONYENWE ANYỊ dị ukwuu.” 17 Ma mụ onwe m bụ m ogbenye na onye nọ na mkpa;ka ONYENWE ANYỊ cheta m.Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m;Ị bụ Chineke m, anọla ọdụ ịbịa.

In Other Versions

Psalms 40 in the ANGEFD

Psalms 40 in the ANTPNG2D

Psalms 40 in the AS21

Psalms 40 in the BAGH

Psalms 40 in the BBPNG

Psalms 40 in the BBT1E

Psalms 40 in the BDS

Psalms 40 in the BEV

Psalms 40 in the BHAD

Psalms 40 in the BIB

Psalms 40 in the BLPT

Psalms 40 in the BNT

Psalms 40 in the BNTABOOT

Psalms 40 in the BNTLV

Psalms 40 in the BOATCB

Psalms 40 in the BOATCB2

Psalms 40 in the BOBCV

Psalms 40 in the BOCNT

Psalms 40 in the BOECS

Psalms 40 in the BOGWICC

Psalms 40 in the BOHCB

Psalms 40 in the BOHCV

Psalms 40 in the BOHLNT

Psalms 40 in the BOHNTLTAL

Psalms 40 in the BOILNTAP

Psalms 40 in the BOITCV

Psalms 40 in the BOKCV

Psalms 40 in the BOKCV2

Psalms 40 in the BOKHWOG

Psalms 40 in the BOKSSV

Psalms 40 in the BOLCB

Psalms 40 in the BOLCB2

Psalms 40 in the BOMCV

Psalms 40 in the BONAV

Psalms 40 in the BONCB

Psalms 40 in the BONLT

Psalms 40 in the BONUT2

Psalms 40 in the BOPLNT

Psalms 40 in the BOSCB

Psalms 40 in the BOSNC

Psalms 40 in the BOTLNT

Psalms 40 in the BOVCB

Psalms 40 in the BOYCB

Psalms 40 in the BPBB

Psalms 40 in the BPH

Psalms 40 in the BSB

Psalms 40 in the CCB

Psalms 40 in the CUV

Psalms 40 in the CUVS

Psalms 40 in the DBT

Psalms 40 in the DGDNT

Psalms 40 in the DHNT

Psalms 40 in the DNT

Psalms 40 in the ELBE

Psalms 40 in the EMTV

Psalms 40 in the ESV

Psalms 40 in the FBV

Psalms 40 in the FEB

Psalms 40 in the GGMNT

Psalms 40 in the GNT

Psalms 40 in the HARY

Psalms 40 in the HNT

Psalms 40 in the IRVA

Psalms 40 in the IRVB

Psalms 40 in the IRVG

Psalms 40 in the IRVH

Psalms 40 in the IRVK

Psalms 40 in the IRVM

Psalms 40 in the IRVM2

Psalms 40 in the IRVO

Psalms 40 in the IRVP

Psalms 40 in the IRVT

Psalms 40 in the IRVT2

Psalms 40 in the IRVU

Psalms 40 in the ISVN

Psalms 40 in the JSNT

Psalms 40 in the KAPI

Psalms 40 in the KBT1ETNIK

Psalms 40 in the KBV

Psalms 40 in the KJV

Psalms 40 in the KNFD

Psalms 40 in the LBA

Psalms 40 in the LBLA

Psalms 40 in the LNT

Psalms 40 in the LSV

Psalms 40 in the MAAL

Psalms 40 in the MBV

Psalms 40 in the MBV2

Psalms 40 in the MHNT

Psalms 40 in the MKNFD

Psalms 40 in the MNG

Psalms 40 in the MNT

Psalms 40 in the MNT2

Psalms 40 in the MRS1T

Psalms 40 in the NAA

Psalms 40 in the NASB

Psalms 40 in the NBLA

Psalms 40 in the NBS

Psalms 40 in the NBVTP

Psalms 40 in the NET2

Psalms 40 in the NIV11

Psalms 40 in the NNT

Psalms 40 in the NNT2

Psalms 40 in the NNT3

Psalms 40 in the PDDPT

Psalms 40 in the PFNT

Psalms 40 in the RMNT

Psalms 40 in the SBIAS

Psalms 40 in the SBIBS

Psalms 40 in the SBIBS2

Psalms 40 in the SBICS

Psalms 40 in the SBIDS

Psalms 40 in the SBIGS

Psalms 40 in the SBIHS

Psalms 40 in the SBIIS

Psalms 40 in the SBIIS2

Psalms 40 in the SBIIS3

Psalms 40 in the SBIKS

Psalms 40 in the SBIKS2

Psalms 40 in the SBIMS

Psalms 40 in the SBIOS

Psalms 40 in the SBIPS

Psalms 40 in the SBISS

Psalms 40 in the SBITS

Psalms 40 in the SBITS2

Psalms 40 in the SBITS3

Psalms 40 in the SBITS4

Psalms 40 in the SBIUS

Psalms 40 in the SBIVS

Psalms 40 in the SBT

Psalms 40 in the SBT1E

Psalms 40 in the SCHL

Psalms 40 in the SNT

Psalms 40 in the SUSU

Psalms 40 in the SUSU2

Psalms 40 in the SYNO

Psalms 40 in the TBIAOTANT

Psalms 40 in the TBT1E

Psalms 40 in the TBT1E2

Psalms 40 in the TFTIP

Psalms 40 in the TFTU

Psalms 40 in the TGNTATF3T

Psalms 40 in the THAI

Psalms 40 in the TNFD

Psalms 40 in the TNT

Psalms 40 in the TNTIK

Psalms 40 in the TNTIL

Psalms 40 in the TNTIN

Psalms 40 in the TNTIP

Psalms 40 in the TNTIZ

Psalms 40 in the TOMA

Psalms 40 in the TTENT

Psalms 40 in the UBG

Psalms 40 in the UGV

Psalms 40 in the UGV2

Psalms 40 in the UGV3

Psalms 40 in the VBL

Psalms 40 in the VDCC

Psalms 40 in the YALU

Psalms 40 in the YAPE

Psalms 40 in the YBVTP

Psalms 40 in the ZBP