Psalms 71 (BOICB)

1 ONYENWE ANYỊ, nʼime gị ka m gbabara izere ndụ;ekwela ka ihere mee m. 2 Site nʼezi omume gị, gbapụta m, mee ka m nwere onwe m;tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m ma zọpụta m. 3 Ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba,ebe m nwere ike ịgbaba mgbe ọbụla;nye iwu maka nzọpụta m,nʼihi na ị bụ oke nkume m na ebe m e wusiri ike. 4 O Chineke m, site nʼaka ndị ajọ omume na ndị mmadụ na-eme ihe ọjọọ,ndị afọ tara mmiri, gbapụta m. 5 Nʼihi na gị onwe gị bụrịị olileanya m, Onyenwe m ONYENWE ANYỊ,ntụkwasị obi m site na mgbe m bụ nwantakịrị. 6 Ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi, site nʼoge amụrụ m;gị onwe gị wepụtara m site nʼafọ nne m.Aga m anọgide na-eto gị. 7 Adịla m ka ihe ama nye ọtụtụ mmadụ,ma ị bụ ebe mgbaba m siri ike. 8 Ọnụ m jupụtara nʼotuto gị,ọ na-ekwupụta ịma mma gị ogologo ụbọchị niile. 9 Agbakụtala m azụ mgbe m mere agadi;ahapụkwala m mgbe ike adịghịkwa m. 10 Nʼihi na ndị iro m na-ekwu okwu megide m;ndị ahụ na-achọ igbu m na-agbarịta izu nzuzo. 11 Ha na-asị, “Chineke agbakụtala ya azụ;chụọ ya ọsọ, jidekwa ya,nʼihi na o nweghị onye ọbụla ga-agbapụta ya.” 12 O Chineke, anọla m ebe dị anya;O Chineke m, bịa ngwangwa nyere m aka. 13 Ka e were ihere kpuchie ndị na-ebo m ebubo ụgha;ka ihere na nleda anya bụrụ ihe ga-ekpuchindị ahụ na-achọ imerụ m ahụ. 14 Ma mụ onwe m ga-anọgide na-enwe olileanya mgbe niile;aga m eto gị mgbe niile karịa otu m toro gị na mbụ. 15 Ọnụ m ga-ekwu banyere ezi omume gịna nzọpụta gị ogologo ụbọchị niile,ọ bụ ezie na-amaghị m ọtụtụ ya. 16 Aga m abịa kwusaakwa ịdị ukwu ọrụ gị niile, Onyenwe m ONYENWE ANYỊ,aga m ekwusa ezi omume gị, e, naanị nke gị. 17 O Chineke, site na mgbe m bụ nwantakịrị, i kuzielera m ihe,ruo taa, ana m ekwupụta banyere ọrụ ebube gị niile. 18 O Chineke m, ọ bụladị mgbe m mere agadi,mgbe isi awọ juru m isi, ahapụla m,tutu ruo mgbe m ga-ekwupụta ike gị nye ọgbọ nke na-abịa,na ịdị ike gị nye ndị niile na-abịa nʼoge dị nʼihu. 19 O Chineke, ezi omume gị na-eru nʼeluigwe,gị onye merela ọtụtụ ihe dị ukwu.O Chineke, onye dị ka gị? 20 Nʼagbanyeghị na i meela ka m gabiga ọtụtụ nsogbunke dị ilu,ị ga-atụte ndụ m ọzọ;site nʼebe dị omimi nke ụwa,ị ga-adọkpụpụta m ọzọ. 21 Ị ga-eme m ka m dịrị ukwuu karịa ka m dị na mbụ.Ị ga-akasịkwa m obi ọzọ. 22 O Chineke m, aga m eji ụbọ akwara too gị,nʼihi ikwesi ntụkwasị obi gị;aga m eji une bụkuo gị abụ otuto,gị Onye nsọ nke Izrel. 23 Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụmgbe m na-abụku gị abụ otuto,mụ, onye ị gbapụtara. 24 Ogologo ụbọchị niile, aga m ekwupụtaọrụ ezi omume gị niile,nʼihi na ndị ahụ chọrọ imerụ m ahụ,ka e tinyere nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara.

In Other Versions

Psalms 71 in the ANGEFD

Psalms 71 in the ANTPNG2D

Psalms 71 in the AS21

Psalms 71 in the BAGH

Psalms 71 in the BBPNG

Psalms 71 in the BBT1E

Psalms 71 in the BDS

Psalms 71 in the BEV

Psalms 71 in the BHAD

Psalms 71 in the BIB

Psalms 71 in the BLPT

Psalms 71 in the BNT

Psalms 71 in the BNTABOOT

Psalms 71 in the BNTLV

Psalms 71 in the BOATCB

Psalms 71 in the BOATCB2

Psalms 71 in the BOBCV

Psalms 71 in the BOCNT

Psalms 71 in the BOECS

Psalms 71 in the BOGWICC

Psalms 71 in the BOHCB

Psalms 71 in the BOHCV

Psalms 71 in the BOHLNT

Psalms 71 in the BOHNTLTAL

Psalms 71 in the BOILNTAP

Psalms 71 in the BOITCV

Psalms 71 in the BOKCV

Psalms 71 in the BOKCV2

Psalms 71 in the BOKHWOG

Psalms 71 in the BOKSSV

Psalms 71 in the BOLCB

Psalms 71 in the BOLCB2

Psalms 71 in the BOMCV

Psalms 71 in the BONAV

Psalms 71 in the BONCB

Psalms 71 in the BONLT

Psalms 71 in the BONUT2

Psalms 71 in the BOPLNT

Psalms 71 in the BOSCB

Psalms 71 in the BOSNC

Psalms 71 in the BOTLNT

Psalms 71 in the BOVCB

Psalms 71 in the BOYCB

Psalms 71 in the BPBB

Psalms 71 in the BPH

Psalms 71 in the BSB

Psalms 71 in the CCB

Psalms 71 in the CUV

Psalms 71 in the CUVS

Psalms 71 in the DBT

Psalms 71 in the DGDNT

Psalms 71 in the DHNT

Psalms 71 in the DNT

Psalms 71 in the ELBE

Psalms 71 in the EMTV

Psalms 71 in the ESV

Psalms 71 in the FBV

Psalms 71 in the FEB

Psalms 71 in the GGMNT

Psalms 71 in the GNT

Psalms 71 in the HARY

Psalms 71 in the HNT

Psalms 71 in the IRVA

Psalms 71 in the IRVB

Psalms 71 in the IRVG

Psalms 71 in the IRVH

Psalms 71 in the IRVK

Psalms 71 in the IRVM

Psalms 71 in the IRVM2

Psalms 71 in the IRVO

Psalms 71 in the IRVP

Psalms 71 in the IRVT

Psalms 71 in the IRVT2

Psalms 71 in the IRVU

Psalms 71 in the ISVN

Psalms 71 in the JSNT

Psalms 71 in the KAPI

Psalms 71 in the KBT1ETNIK

Psalms 71 in the KBV

Psalms 71 in the KJV

Psalms 71 in the KNFD

Psalms 71 in the LBA

Psalms 71 in the LBLA

Psalms 71 in the LNT

Psalms 71 in the LSV

Psalms 71 in the MAAL

Psalms 71 in the MBV

Psalms 71 in the MBV2

Psalms 71 in the MHNT

Psalms 71 in the MKNFD

Psalms 71 in the MNG

Psalms 71 in the MNT

Psalms 71 in the MNT2

Psalms 71 in the MRS1T

Psalms 71 in the NAA

Psalms 71 in the NASB

Psalms 71 in the NBLA

Psalms 71 in the NBS

Psalms 71 in the NBVTP

Psalms 71 in the NET2

Psalms 71 in the NIV11

Psalms 71 in the NNT

Psalms 71 in the NNT2

Psalms 71 in the NNT3

Psalms 71 in the PDDPT

Psalms 71 in the PFNT

Psalms 71 in the RMNT

Psalms 71 in the SBIAS

Psalms 71 in the SBIBS

Psalms 71 in the SBIBS2

Psalms 71 in the SBICS

Psalms 71 in the SBIDS

Psalms 71 in the SBIGS

Psalms 71 in the SBIHS

Psalms 71 in the SBIIS

Psalms 71 in the SBIIS2

Psalms 71 in the SBIIS3

Psalms 71 in the SBIKS

Psalms 71 in the SBIKS2

Psalms 71 in the SBIMS

Psalms 71 in the SBIOS

Psalms 71 in the SBIPS

Psalms 71 in the SBISS

Psalms 71 in the SBITS

Psalms 71 in the SBITS2

Psalms 71 in the SBITS3

Psalms 71 in the SBITS4

Psalms 71 in the SBIUS

Psalms 71 in the SBIVS

Psalms 71 in the SBT

Psalms 71 in the SBT1E

Psalms 71 in the SCHL

Psalms 71 in the SNT

Psalms 71 in the SUSU

Psalms 71 in the SUSU2

Psalms 71 in the SYNO

Psalms 71 in the TBIAOTANT

Psalms 71 in the TBT1E

Psalms 71 in the TBT1E2

Psalms 71 in the TFTIP

Psalms 71 in the TFTU

Psalms 71 in the TGNTATF3T

Psalms 71 in the THAI

Psalms 71 in the TNFD

Psalms 71 in the TNT

Psalms 71 in the TNTIK

Psalms 71 in the TNTIL

Psalms 71 in the TNTIN

Psalms 71 in the TNTIP

Psalms 71 in the TNTIZ

Psalms 71 in the TOMA

Psalms 71 in the TTENT

Psalms 71 in the UBG

Psalms 71 in the UGV

Psalms 71 in the UGV2

Psalms 71 in the UGV3

Psalms 71 in the VBL

Psalms 71 in the VDCC

Psalms 71 in the YALU

Psalms 71 in the YAPE

Psalms 71 in the YBVTP

Psalms 71 in the ZBP