Revelation 20 (BOICB)
1 Mgbe ahụ kwa, ahụrụ m otu mmụọ ozi ka o si nʼeluigwe na-arịdata, o ji mkpisi igodo e ji atụghe olulu Abis ahụ. O jikwa eriri igwe dị ukwuu nʼaka ya. 2 O jidere agwọ ochie ahụ, bụ agwọ ochie ahụ, onye bụ Ekwensu na Setan, kee ya agbụ otu puku afọ. 3 Emesịa, a tụnyere ya nʼime olulu Abis ahụ, tụchie ụzọ ya. Ọ kakwara akara nʼelu ya ka agwọ ochie ahụ hapụ inwekwa ike iduhie mba niile dị nʼụwa ọzọ tutu ruo mgbe puku afọ gasịrị. Mgbe afọ ndị a zuru, a ga-atọghepụ ya ka ọ gagharịa nwantịntị oge. 4 Mgbe ahụ, ahụkwara m ocheeze, hụkwa ndị nọ nʼelu ya. Ha bụ ndị e nyere ike ikpe ikpe. Ahụkwara m mkpụrụobi ndị ahụ e bepụrụ isi nʼihi na ha gbaara Jisọs akaebe, kwusakwa okwu Chineke. Ha akpọbeghị isiala nye anụ ọhịa ahụ maọbụ ihe oyiyi ya. Ha enweghị akara anụ ọhịa ahụ nʼegedege ihu ha, maọbụ nʼaka ha. Ha dịkwa ndụ ọzọ, sorokwa Kraịst chịa otu puku afọ. 5 Nke a bụ mbilite nʼọnwụ nke mbụ. Ndị fọdụrụ nʼetiti ndị nwụrụ anwụ esoghị bilite nʼọnwụ tutu ruo mgbe puku afọ gafesịrị. 6 Ndị a gọziri agọzi na ndị dị nsọ bụ ndị ahụ ketara oke na mbilite nʼọnwụ nke mbụ ahụ. Ọnwụ nke abụọ enweghị ike nʼebe ha nọ, nʼihi na ha ga-abụ ndị nchụaja Chineke na nke Kraịst, sorokwa ya chịa ọchịchị puku afọ. 7 Mgbe puku afọ ahụ gafesịrị, a ga-emekwa ka ekwensu si nʼụlọ mkpọrọ ya pụta. 8 Ọ ga-apụkwa jegharịa iduhie mba niile nọ nʼakụkụ anọ nke ụwa, ya bụ Gog na Magog, ọ ga-akpọkọta ha maka agha. Ọnụọgụgụ ha dịka aja dị nʼikpere osimiri. 9 Ha biliri agha guzo nʼụwa niile, gbaa ụlọ ikwu nke ndị nsọ Chineke hụrụ nʼanya gburugburu. Ma ọkụ sitere nʼeluigwe gbadata repịa ha. 10 Mgbe ahụ, ekwensu ahụ dufuru ha ka a ga-atụnye nʼọdọ ọkụ e ji nkume na-enwu ọkụ kwanye. Ebe ahụ ka ọ ga-anọ, ya na anụ ọhịa ọjọọ ahụ, na onye amụma ụgha ya. Ha ga-anọkwa nʼọnọdụ ahụ mgbu ehihie na abalị ruo mgbe ebighị ebi. 11 Ahụkwara m otu ocheeze ọcha buru ibu, na onye nọkwasịrị nʼelu ya. Ụwa na mbara eluigwe si nʼihu ya gbapụ, ahụkwaghị ebe ọbụla nye ha. 12 Ahụrụ m ndị niile nwụrụ anwụ, ndị ukwu na ndị nta, ka ha guzo nʼihu ocheeze ahụ. E meghere akwụkwọ dị iche iche, meghekwa akwụkwọ ọzọ, nke bụ akwụkwọ nke ndụ. E sitekwara nʼihe niile e dere nʼakwụkwọ ahụ kpee ndị a niile nwụrụ anwụ ikpe dịka ọrụ ha rụrụ si dị. 13 Oke osimiri niile nyeghachiri ndị niile nwụrụ nọ nʼime ha. Otu a kwa, ọnwụ na ala mmụọ nyeghachikwara ndị nwụrụ anwụ dị nʼime ha. E kpekwara onye ọbụla ikpe dịka ọrụ ya si dị. 14 Emesịa, a tụnyere ọnwụ na ọkụ ala mmụọ nʼime ọdọ ọkụ ahụ. Nke a bụ ọnwụ nke ugboro abụọ nke bụ ọdọ ọkụ. 15 Onye ọbụla a na-achọtaghị ebe e dere aha ya nʼakwụkwọ nke ndụ ahụ, ka a tụnyere nʼime ọdọ ọkụ ahụ.
In Other Versions
Revelation 20 in the ANGEFD
Revelation 20 in the ANTPNG2D
Revelation 20 in the AS21
Revelation 20 in the BAGH
Revelation 20 in the BBPNG
Revelation 20 in the BBT1E
Revelation 20 in the BDS
Revelation 20 in the BEV
Revelation 20 in the BHAD
Revelation 20 in the BIB
Revelation 20 in the BLPT
Revelation 20 in the BNT
Revelation 20 in the BNTABOOT
Revelation 20 in the BNTLV
Revelation 20 in the BOATCB
Revelation 20 in the BOATCB2
Revelation 20 in the BOBCV
Revelation 20 in the BOCNT
Revelation 20 in the BOECS
Revelation 20 in the BOGWICC
Revelation 20 in the BOHCB
Revelation 20 in the BOHCV
Revelation 20 in the BOHLNT
Revelation 20 in the BOHNTLTAL
Revelation 20 in the BOILNTAP
Revelation 20 in the BOITCV
Revelation 20 in the BOKCV
Revelation 20 in the BOKCV2
Revelation 20 in the BOKHWOG
Revelation 20 in the BOKSSV
Revelation 20 in the BOLCB
Revelation 20 in the BOLCB2
Revelation 20 in the BOMCV
Revelation 20 in the BONAV
Revelation 20 in the BONCB
Revelation 20 in the BONLT
Revelation 20 in the BONUT2
Revelation 20 in the BOPLNT
Revelation 20 in the BOSCB
Revelation 20 in the BOSNC
Revelation 20 in the BOTLNT
Revelation 20 in the BOVCB
Revelation 20 in the BOYCB
Revelation 20 in the BPBB
Revelation 20 in the BPH
Revelation 20 in the BSB
Revelation 20 in the CCB
Revelation 20 in the CUV
Revelation 20 in the CUVS
Revelation 20 in the DBT
Revelation 20 in the DGDNT
Revelation 20 in the DHNT
Revelation 20 in the DNT
Revelation 20 in the ELBE
Revelation 20 in the EMTV
Revelation 20 in the ESV
Revelation 20 in the FBV
Revelation 20 in the FEB
Revelation 20 in the GGMNT
Revelation 20 in the GNT
Revelation 20 in the HARY
Revelation 20 in the HNT
Revelation 20 in the IRVA
Revelation 20 in the IRVB
Revelation 20 in the IRVG
Revelation 20 in the IRVH
Revelation 20 in the IRVK
Revelation 20 in the IRVM
Revelation 20 in the IRVM2
Revelation 20 in the IRVO
Revelation 20 in the IRVP
Revelation 20 in the IRVT
Revelation 20 in the IRVT2
Revelation 20 in the IRVU
Revelation 20 in the ISVN
Revelation 20 in the JSNT
Revelation 20 in the KAPI
Revelation 20 in the KBT1ETNIK
Revelation 20 in the KBV
Revelation 20 in the KJV
Revelation 20 in the KNFD
Revelation 20 in the LBA
Revelation 20 in the LBLA
Revelation 20 in the LNT
Revelation 20 in the LSV
Revelation 20 in the MAAL
Revelation 20 in the MBV
Revelation 20 in the MBV2
Revelation 20 in the MHNT
Revelation 20 in the MKNFD
Revelation 20 in the MNG
Revelation 20 in the MNT
Revelation 20 in the MNT2
Revelation 20 in the MRS1T
Revelation 20 in the NAA
Revelation 20 in the NASB
Revelation 20 in the NBLA
Revelation 20 in the NBS
Revelation 20 in the NBVTP
Revelation 20 in the NET2
Revelation 20 in the NIV11
Revelation 20 in the NNT
Revelation 20 in the NNT2
Revelation 20 in the NNT3
Revelation 20 in the PDDPT
Revelation 20 in the PFNT
Revelation 20 in the RMNT
Revelation 20 in the SBIAS
Revelation 20 in the SBIBS
Revelation 20 in the SBIBS2
Revelation 20 in the SBICS
Revelation 20 in the SBIDS
Revelation 20 in the SBIGS
Revelation 20 in the SBIHS
Revelation 20 in the SBIIS
Revelation 20 in the SBIIS2
Revelation 20 in the SBIIS3
Revelation 20 in the SBIKS
Revelation 20 in the SBIKS2
Revelation 20 in the SBIMS
Revelation 20 in the SBIOS
Revelation 20 in the SBIPS
Revelation 20 in the SBISS
Revelation 20 in the SBITS
Revelation 20 in the SBITS2
Revelation 20 in the SBITS3
Revelation 20 in the SBITS4
Revelation 20 in the SBIUS
Revelation 20 in the SBIVS
Revelation 20 in the SBT
Revelation 20 in the SBT1E
Revelation 20 in the SCHL
Revelation 20 in the SNT
Revelation 20 in the SUSU
Revelation 20 in the SUSU2
Revelation 20 in the SYNO
Revelation 20 in the TBIAOTANT
Revelation 20 in the TBT1E
Revelation 20 in the TBT1E2
Revelation 20 in the TFTIP
Revelation 20 in the TFTU
Revelation 20 in the TGNTATF3T
Revelation 20 in the THAI
Revelation 20 in the TNFD
Revelation 20 in the TNT
Revelation 20 in the TNTIK
Revelation 20 in the TNTIL
Revelation 20 in the TNTIN
Revelation 20 in the TNTIP
Revelation 20 in the TNTIZ
Revelation 20 in the TOMA
Revelation 20 in the TTENT
Revelation 20 in the UBG
Revelation 20 in the UGV
Revelation 20 in the UGV2
Revelation 20 in the UGV3
Revelation 20 in the VBL
Revelation 20 in the VDCC
Revelation 20 in the YALU
Revelation 20 in the YAPE
Revelation 20 in the YBVTP
Revelation 20 in the ZBP