Song of Songs 4 (BOICB)
1 Leenụ ka i si maa mma, onye m hụrụ nʼanya,e, ị mara mma!Anya gị abụọ nke dị nʼazụ akwa mkpuchi ihu gị dị ka nduru.Agịrị isi gị dị ka igwe ewunke na-arịda nʼakụkụ ugwu Gilead. 2 Eze gị dị ka igwe atụrụ a ka kpachapụrụ ajị ha ọhụrụ,nke si nʼebe a sapụrụ ha ahụ na-arịpụta.Nke ọbụla chi ụmụ abụọ,ọ dịghịkwa nke gba aka nwa nʼetiti ha. 3 Egbugbere ọnụ gị abụọ dị ka ogho uhie.Ọnụ gị dị mma ile anya.Agba nti gị abụọ nke dị nʼime akwa mkpuchi gịdị ka pomegranet e kere abụọ. 4 Olu gị dị ka ụlọ elu Devid,nke e wuziri nke ọma.E konyere puku ọta na ya,ha niile bụ ọta nke ndị ọka nʼagha. 5 Ara gị abụọ dị ka ụmụ mgbada abụọ,nke otu nne mụrụ nʼotu oge,ndị na-ata nri nʼetiti okoko urodi. 6 Tutu chi ụtụtụ abọọ,tutu onyinyo agbalaga,aga m aga nʼugwu ụda máána nʼugwu insensi. 7 Ị mara mma nke ukwuu, onye m hụrụ nʼanya,ọ dịkwaghị ntụpọ ọbụla dị gị nʼahụ. 8 Si na Lebanọn soro m, nwunye m lụrụ ọhụrụ.Si na Lebanọn bịa soro m;rịdata site nʼugwu Amana,nʼugwu Senia, na nʼugwu Hemon,site nʼọgba ọdụmnʼugwu niile ebe agụ bi. 9 I riela m obi, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m;i riela m obi,i werela ile anya gịna ihe olu i yi rie obi m. 10 Lee ka ịhụnanya gị si dị ụtọ, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m.Lee ka ịhụnanya gị si dị mma nke ukwuu karịa mmanya,isisi ụtọ nke mmanụ otite gịna-esi isi ọma karịa mmanụ ụda ọbụla. 11 Egbugbere ọnụ gị dị ụtọ dịka mmanụ aṅụ dị, nwunye ọhụrụ m,mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ dị nʼokpuru ire gị,isisi ụtọ nke uwe gịna-esi ka Lebanọn 12 Ubi a gbara ogige, ma gbachiekwa, ka nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ bụ.Ị bụ isi iyi nke a gbara ogige, rachiekwa. 13 Ihe ọkụkọ dị nʼime ogige gị bụ pomegranetnwere ezi mkpụrụ dị oke ọnụahịa,nke nwere henna na naad, 14 naad na safron,kalamus na sinamọn,na osisi nke ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ,na ụda máá, na aloosna ụda kachasị mma dị iche iche na-esi isi ụtọ. 15 I bụ isi iyi nke ubi a gbara ogige,olulu mmiri dị ndụnke si na Lebanọn asọdata. 16 Teta nʼụra gị ifufe si nʼugwu;bịakwa gị ifufe si na ndịda,fekwasị ubi m a gbara ogige,ka isisi ụda ya dị ụtọ fesaa ebe niile,ka onye m hụrụ nʼanya bịa nʼubi ya a gbara ogige,ka ọ bịa rie mkpụrụ dị iche iche dị nʼime ya nke dị oke ọnụahịa.
In Other Versions
Song of Songs 4 in the ANGEFD
Song of Songs 4 in the ANTPNG2D
Song of Songs 4 in the AS21
Song of Songs 4 in the BAGH
Song of Songs 4 in the BBPNG
Song of Songs 4 in the BBT1E
Song of Songs 4 in the BDS
Song of Songs 4 in the BEV
Song of Songs 4 in the BHAD
Song of Songs 4 in the BIB
Song of Songs 4 in the BLPT
Song of Songs 4 in the BNT
Song of Songs 4 in the BNTABOOT
Song of Songs 4 in the BNTLV
Song of Songs 4 in the BOATCB
Song of Songs 4 in the BOATCB2
Song of Songs 4 in the BOBCV
Song of Songs 4 in the BOCNT
Song of Songs 4 in the BOECS
Song of Songs 4 in the BOGWICC
Song of Songs 4 in the BOHCB
Song of Songs 4 in the BOHCV
Song of Songs 4 in the BOHLNT
Song of Songs 4 in the BOHNTLTAL
Song of Songs 4 in the BOILNTAP
Song of Songs 4 in the BOITCV
Song of Songs 4 in the BOKCV
Song of Songs 4 in the BOKCV2
Song of Songs 4 in the BOKHWOG
Song of Songs 4 in the BOKSSV
Song of Songs 4 in the BOLCB
Song of Songs 4 in the BOLCB2
Song of Songs 4 in the BOMCV
Song of Songs 4 in the BONAV
Song of Songs 4 in the BONCB
Song of Songs 4 in the BONLT
Song of Songs 4 in the BONUT2
Song of Songs 4 in the BOPLNT
Song of Songs 4 in the BOSCB
Song of Songs 4 in the BOSNC
Song of Songs 4 in the BOTLNT
Song of Songs 4 in the BOVCB
Song of Songs 4 in the BOYCB
Song of Songs 4 in the BPBB
Song of Songs 4 in the BPH
Song of Songs 4 in the BSB
Song of Songs 4 in the CCB
Song of Songs 4 in the CUV
Song of Songs 4 in the CUVS
Song of Songs 4 in the DBT
Song of Songs 4 in the DGDNT
Song of Songs 4 in the DHNT
Song of Songs 4 in the DNT
Song of Songs 4 in the ELBE
Song of Songs 4 in the EMTV
Song of Songs 4 in the ESV
Song of Songs 4 in the FBV
Song of Songs 4 in the FEB
Song of Songs 4 in the GGMNT
Song of Songs 4 in the GNT
Song of Songs 4 in the HARY
Song of Songs 4 in the HNT
Song of Songs 4 in the IRVA
Song of Songs 4 in the IRVB
Song of Songs 4 in the IRVG
Song of Songs 4 in the IRVH
Song of Songs 4 in the IRVK
Song of Songs 4 in the IRVM
Song of Songs 4 in the IRVM2
Song of Songs 4 in the IRVO
Song of Songs 4 in the IRVP
Song of Songs 4 in the IRVT
Song of Songs 4 in the IRVT2
Song of Songs 4 in the IRVU
Song of Songs 4 in the ISVN
Song of Songs 4 in the JSNT
Song of Songs 4 in the KAPI
Song of Songs 4 in the KBT1ETNIK
Song of Songs 4 in the KBV
Song of Songs 4 in the KJV
Song of Songs 4 in the KNFD
Song of Songs 4 in the LBA
Song of Songs 4 in the LBLA
Song of Songs 4 in the LNT
Song of Songs 4 in the LSV
Song of Songs 4 in the MAAL
Song of Songs 4 in the MBV
Song of Songs 4 in the MBV2
Song of Songs 4 in the MHNT
Song of Songs 4 in the MKNFD
Song of Songs 4 in the MNG
Song of Songs 4 in the MNT
Song of Songs 4 in the MNT2
Song of Songs 4 in the MRS1T
Song of Songs 4 in the NAA
Song of Songs 4 in the NASB
Song of Songs 4 in the NBLA
Song of Songs 4 in the NBS
Song of Songs 4 in the NBVTP
Song of Songs 4 in the NET2
Song of Songs 4 in the NIV11
Song of Songs 4 in the NNT
Song of Songs 4 in the NNT2
Song of Songs 4 in the NNT3
Song of Songs 4 in the PDDPT
Song of Songs 4 in the PFNT
Song of Songs 4 in the RMNT
Song of Songs 4 in the SBIAS
Song of Songs 4 in the SBIBS
Song of Songs 4 in the SBIBS2
Song of Songs 4 in the SBICS
Song of Songs 4 in the SBIDS
Song of Songs 4 in the SBIGS
Song of Songs 4 in the SBIHS
Song of Songs 4 in the SBIIS
Song of Songs 4 in the SBIIS2
Song of Songs 4 in the SBIIS3
Song of Songs 4 in the SBIKS
Song of Songs 4 in the SBIKS2
Song of Songs 4 in the SBIMS
Song of Songs 4 in the SBIOS
Song of Songs 4 in the SBIPS
Song of Songs 4 in the SBISS
Song of Songs 4 in the SBITS
Song of Songs 4 in the SBITS2
Song of Songs 4 in the SBITS3
Song of Songs 4 in the SBITS4
Song of Songs 4 in the SBIUS
Song of Songs 4 in the SBIVS
Song of Songs 4 in the SBT
Song of Songs 4 in the SBT1E
Song of Songs 4 in the SCHL
Song of Songs 4 in the SNT
Song of Songs 4 in the SUSU
Song of Songs 4 in the SUSU2
Song of Songs 4 in the SYNO
Song of Songs 4 in the TBIAOTANT
Song of Songs 4 in the TBT1E
Song of Songs 4 in the TBT1E2
Song of Songs 4 in the TFTIP
Song of Songs 4 in the TFTU
Song of Songs 4 in the TGNTATF3T
Song of Songs 4 in the THAI
Song of Songs 4 in the TNFD
Song of Songs 4 in the TNT
Song of Songs 4 in the TNTIK
Song of Songs 4 in the TNTIL
Song of Songs 4 in the TNTIN
Song of Songs 4 in the TNTIP
Song of Songs 4 in the TNTIZ
Song of Songs 4 in the TOMA
Song of Songs 4 in the TTENT
Song of Songs 4 in the UBG
Song of Songs 4 in the UGV
Song of Songs 4 in the UGV2
Song of Songs 4 in the UGV3
Song of Songs 4 in the VBL
Song of Songs 4 in the VDCC
Song of Songs 4 in the YALU
Song of Songs 4 in the YAPE
Song of Songs 4 in the YBVTP
Song of Songs 4 in the ZBP