1 Samuel 11 (BOICB)

1 Nʼoge ahụ, Nahash, eze ndị Amọn, duuru ndị agha ya bilie imegide ndị Izrel bi nʼala Jebesh Gilead. Ma ndị Jebesh rịọrọ ya sị, “Ka anyị na gị gbaa ndụ, anyị ga-anọ nʼokpuru ọchịchị gị.” 2 Ma Nahash, onye Amọn zara sị ha, “Mụ na unu ga-agba ndụ ma ọ bụrụ na unu ekwenye ka m ghụpụta anya aka nri nke onye ọbụla nʼime unu, si otu a wetara Izrel niile ihe nkọcha.” 3 Ndị okenye obodo Jebesh zara sị, “Nye anyị abalị asaa ka anyị ziga ndị ozi nʼala Izrel niile. Ọ bụrụ na o nweghị onye kwere ịbịa zọpụta anyị, anyị ga-ewere onwe anyị nyefee gị nʼaka.” 4 Mgbe ndị ozi ha zipụrụ bịaruru Gibea, nke bụ obodo Sọl, ha kọọrọ ndị mmadụ ihe ndị a, ha niile dapụrụ nʼakwa. 5 Ma nʼoge a, Sọl si nʼubi na-alọta, soro ụmụ ehi ya nʼazụ, ọ jụrụ, “Ọ bụ gịnị na-eme onye ọbụla? Gịnị mere na ha ji ebe akwa?” Ha kọọrọ ya ihe banyere ozi e si Jebesh zite. 6 Mgbe Sọl nụrụ ozi a, Mmụọ nke Chineke bịakwasịrị ya nʼike, iwe wekwara ya nke ukwuu. 7 Ọ kpụpụtara ehi abụọ bọkasịa ha, zipụ ndị ozi ka ha buru ha ga obodo niile dị nʼIzrel. Ozi ha ga-ezi ndị obodo ọbụla bụ nke a. “Ọ bụ ihe e mere ehi ndị a ka a ga-eme ehi onye ọbụla jụrụ iso Sọl na Samuel jee ọgụ.” ONYENWE ANYỊ mere ka egwu jide ndị Izrel niile. Nʼihi ya, ha niile bịakwutere Sọl dịka otu mmadụ. 8 Mgbe Sọl kpọkọtara ha na Bezek, ọnụọgụgụ ndị ikom Izrel dị narị puku atọ, tinyekwara iri puku mmadụ atọ, ndị sitere na Juda. 9 Ha gwara ndị zitere ozi ahụ okwu sị ha, “Zienụ ndị ikom Jebesh Gilead, ‘Echi, tupu anyanwụ achaa nʼuju ya, a ga-anapụta unu.’ ” Mgbe ndị ozi a gara zie ndị ikom Jebesh Gilead ozi a, ha ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu. 10 Ndị ikom Jebesh ziri ozi gwa ndị Amọn sị ha, “Echi, anyị ga-enye unu onwe anyị, ka unu mee anyị ihe masịrị unu.” 11 Ma nʼụtụtụ echi, Sọl na ndị agha ya bịaruru. O kewara ndị agha ya ụzọ atọ, buso ụmụ Amọn agha na mberede nʼisi ụtụtụ. O gbugidere ha ụtụtụ niile ruo mgbe anyanwụ chara nʼuju ya, chụsasịa ndị fọdụrụ nʼime ha. Nke a mere na o nweghị ebe a ga-ahụ ka ndị agha Amọn abụọ nọkọtara. 12 Ndị Izrel niile bịakwutere Samuel jụọ ya sị, “Olee ndị ahụ sị na Sọl agaghị abụ eze anyị? Kpọpụtara anyị ha ka anyị gbuo ha!” 13 Ma Sọl zara sị, “O nweghị onye ọbụla a ga-egbu taa, nʼihi na taa, ONYENWE ANYỊ anapụtala Izrel!” 14 Samuel gwara ha sị, “Bịanụ ka anyị gaa Gilgal mee ịbụ eze a ka ọ dị ọhụrụ ọzọ.” 15 Ya mere, mmadụ niile gara Gilgal. Na mmemme pụrụ iche, ha mere Sọl eze nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ha chụkwara aja udo nye ONYENWE ANYỊ nʼebe ahụ. Ọṅụ jupụtakwara nʼobi Sọl na ndị Izrel niile.

In Other Versions

1 Samuel 11 in the ANGEFD

1 Samuel 11 in the ANTPNG2D

1 Samuel 11 in the AS21

1 Samuel 11 in the BAGH

1 Samuel 11 in the BBPNG

1 Samuel 11 in the BBT1E

1 Samuel 11 in the BDS

1 Samuel 11 in the BEV

1 Samuel 11 in the BHAD

1 Samuel 11 in the BIB

1 Samuel 11 in the BLPT

1 Samuel 11 in the BNT

1 Samuel 11 in the BNTABOOT

1 Samuel 11 in the BNTLV

1 Samuel 11 in the BOATCB

1 Samuel 11 in the BOATCB2

1 Samuel 11 in the BOBCV

1 Samuel 11 in the BOCNT

1 Samuel 11 in the BOECS

1 Samuel 11 in the BOGWICC

1 Samuel 11 in the BOHCB

1 Samuel 11 in the BOHCV

1 Samuel 11 in the BOHLNT

1 Samuel 11 in the BOHNTLTAL

1 Samuel 11 in the BOILNTAP

1 Samuel 11 in the BOITCV

1 Samuel 11 in the BOKCV

1 Samuel 11 in the BOKCV2

1 Samuel 11 in the BOKHWOG

1 Samuel 11 in the BOKSSV

1 Samuel 11 in the BOLCB

1 Samuel 11 in the BOLCB2

1 Samuel 11 in the BOMCV

1 Samuel 11 in the BONAV

1 Samuel 11 in the BONCB

1 Samuel 11 in the BONLT

1 Samuel 11 in the BONUT2

1 Samuel 11 in the BOPLNT

1 Samuel 11 in the BOSCB

1 Samuel 11 in the BOSNC

1 Samuel 11 in the BOTLNT

1 Samuel 11 in the BOVCB

1 Samuel 11 in the BOYCB

1 Samuel 11 in the BPBB

1 Samuel 11 in the BPH

1 Samuel 11 in the BSB

1 Samuel 11 in the CCB

1 Samuel 11 in the CUV

1 Samuel 11 in the CUVS

1 Samuel 11 in the DBT

1 Samuel 11 in the DGDNT

1 Samuel 11 in the DHNT

1 Samuel 11 in the DNT

1 Samuel 11 in the ELBE

1 Samuel 11 in the EMTV

1 Samuel 11 in the ESV

1 Samuel 11 in the FBV

1 Samuel 11 in the FEB

1 Samuel 11 in the GGMNT

1 Samuel 11 in the GNT

1 Samuel 11 in the HARY

1 Samuel 11 in the HNT

1 Samuel 11 in the IRVA

1 Samuel 11 in the IRVB

1 Samuel 11 in the IRVG

1 Samuel 11 in the IRVH

1 Samuel 11 in the IRVK

1 Samuel 11 in the IRVM

1 Samuel 11 in the IRVM2

1 Samuel 11 in the IRVO

1 Samuel 11 in the IRVP

1 Samuel 11 in the IRVT

1 Samuel 11 in the IRVT2

1 Samuel 11 in the IRVU

1 Samuel 11 in the ISVN

1 Samuel 11 in the JSNT

1 Samuel 11 in the KAPI

1 Samuel 11 in the KBT1ETNIK

1 Samuel 11 in the KBV

1 Samuel 11 in the KJV

1 Samuel 11 in the KNFD

1 Samuel 11 in the LBA

1 Samuel 11 in the LBLA

1 Samuel 11 in the LNT

1 Samuel 11 in the LSV

1 Samuel 11 in the MAAL

1 Samuel 11 in the MBV

1 Samuel 11 in the MBV2

1 Samuel 11 in the MHNT

1 Samuel 11 in the MKNFD

1 Samuel 11 in the MNG

1 Samuel 11 in the MNT

1 Samuel 11 in the MNT2

1 Samuel 11 in the MRS1T

1 Samuel 11 in the NAA

1 Samuel 11 in the NASB

1 Samuel 11 in the NBLA

1 Samuel 11 in the NBS

1 Samuel 11 in the NBVTP

1 Samuel 11 in the NET2

1 Samuel 11 in the NIV11

1 Samuel 11 in the NNT

1 Samuel 11 in the NNT2

1 Samuel 11 in the NNT3

1 Samuel 11 in the PDDPT

1 Samuel 11 in the PFNT

1 Samuel 11 in the RMNT

1 Samuel 11 in the SBIAS

1 Samuel 11 in the SBIBS

1 Samuel 11 in the SBIBS2

1 Samuel 11 in the SBICS

1 Samuel 11 in the SBIDS

1 Samuel 11 in the SBIGS

1 Samuel 11 in the SBIHS

1 Samuel 11 in the SBIIS

1 Samuel 11 in the SBIIS2

1 Samuel 11 in the SBIIS3

1 Samuel 11 in the SBIKS

1 Samuel 11 in the SBIKS2

1 Samuel 11 in the SBIMS

1 Samuel 11 in the SBIOS

1 Samuel 11 in the SBIPS

1 Samuel 11 in the SBISS

1 Samuel 11 in the SBITS

1 Samuel 11 in the SBITS2

1 Samuel 11 in the SBITS3

1 Samuel 11 in the SBITS4

1 Samuel 11 in the SBIUS

1 Samuel 11 in the SBIVS

1 Samuel 11 in the SBT

1 Samuel 11 in the SBT1E

1 Samuel 11 in the SCHL

1 Samuel 11 in the SNT

1 Samuel 11 in the SUSU

1 Samuel 11 in the SUSU2

1 Samuel 11 in the SYNO

1 Samuel 11 in the TBIAOTANT

1 Samuel 11 in the TBT1E

1 Samuel 11 in the TBT1E2

1 Samuel 11 in the TFTIP

1 Samuel 11 in the TFTU

1 Samuel 11 in the TGNTATF3T

1 Samuel 11 in the THAI

1 Samuel 11 in the TNFD

1 Samuel 11 in the TNT

1 Samuel 11 in the TNTIK

1 Samuel 11 in the TNTIL

1 Samuel 11 in the TNTIN

1 Samuel 11 in the TNTIP

1 Samuel 11 in the TNTIZ

1 Samuel 11 in the TOMA

1 Samuel 11 in the TTENT

1 Samuel 11 in the UBG

1 Samuel 11 in the UGV

1 Samuel 11 in the UGV2

1 Samuel 11 in the UGV3

1 Samuel 11 in the VBL

1 Samuel 11 in the VDCC

1 Samuel 11 in the YALU

1 Samuel 11 in the YAPE

1 Samuel 11 in the YBVTP

1 Samuel 11 in the ZBP