1 Timothy 4 (BOICB)
1 Ma Mmụọ Nsọ agwagheela anyị ọnụ sị, na nʼoge ikpeazụ ụfọdụ mmadụ nʼime chọọchị ga-esite nʼokwukwe wezuga onwe ha, bụrụ ndị na-agbaso mmụọ nduhie nakwa ozizi ihe banyere mmụọ ọjọọ. 2 Ozizi dị otu a na-esite nʼihu abụọ nke ndị ụgha, bụ ndị eji igwe ọkụ da nwụọ akọnuche ha. 3 Ndị dị otu a na-egbochi ịlụ dị na nwunye na iri ihe oriri ụfọdụ. Ma ọ bụ Chineke kere ihe oriri ndị a ka ndị kwere ekwe, ndị maara eziokwu ahụ jiri ekpere na ekele nara ha. 4 Ihe niile Chineke kere dị mma, ọ dịkwaghị ihe ọbụla a ga-ajụ ma ọ bụrụ na e jiri ekele nara ya, 5 nʼihi na-esitere nʼokwu Chineke na ekpere doo ya nsọ. 6 Ọ bụrụ na ị mee ka ụmụnna mara ihe ndị a, ị ga-abụ ezi onyeozi Kraịst Jisọs, onye a zụlitere nke ọma site nʼeziokwu nke okwukwe, na ezi ozizi nke ị gbasoro. 7 Atụfula oge gị nʼịrụ ụka rụrụ arụ banyere akụkọ ifo nzuzu, na akụkọ na-abaghị uru nke ndị agadi nwanyị na-akọ. Kama zụọ onwe gị ka ị bụrụ onye nke na-asọpụrụ Chineke. 8 Igwuri egwu nke anụ ahụ dị mma kama ịbụ onye nke Chineke bara uru karịa nʼụzọ ọbụla, nʼihi na nkwa dị nʼime ya bụ banyere ndụ dị ugbu a na ndụ dị nʼihu. 9 Okwu a kwesiri ntụkwasị obi, kwesikwa ka a nara ya nke ọma. 10 Anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ na-ahụjukwa anya maka na anyị tụkwasịrị olileanya anyị na Chineke dị ndụ, onye bụ Onye nzọpụta mmadụ niile, karịchasịa, nke ndị niile kwere ekwe. 11 Ndị a bụ ihe ndị ị ga-akụzi, kwudosie ike na-akụzi ha. 12 Ekwela ka onye ọbụla lelịa gị anya nʼihi na ịbụ okorobịa. Kama mee ka ị bụrụ ihe ịmaatụ na ihe ilere anya ọma nye ndị kwere ekwe, nʼokwu, nʼibi obi, nʼịhụnanya, nʼokwukwe nakwa nʼịdị ọcha nʼuche. 13 Tutu ruo mgbe m ga-abịa nʼebe ahụ, na-agụpụta ma na-akọwakwara ndị chọọchị ihe e dere nʼime akwụkwọ nsọ. Na-ekwusakwa okwu Chineke. 14 Elelịla onyinye ime mmụọ nke i nwere anya, bụ nke e nyere gị site nʼibu amụma pụtara ihe mgbe ndị okenye bikwasịrị gị aka nʼisi. 15 Jiri onyinye ndị a niile rụọ ọrụ, nọgidesie ike nʼọrụ gị, ka onye ọbụla mata, hụkwa na ị na-eme nke ọma. 16 Na-elezi anya na ndụ gị, na ozizi gị. Nọgidesie ike nʼihe ndị a nʼihi na site na ha, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.
In Other Versions
1 Timothy 4 in the ANGEFD
1 Timothy 4 in the ANTPNG2D
1 Timothy 4 in the AS21
1 Timothy 4 in the BAGH
1 Timothy 4 in the BBPNG
1 Timothy 4 in the BBT1E
1 Timothy 4 in the BDS
1 Timothy 4 in the BEV
1 Timothy 4 in the BHAD
1 Timothy 4 in the BIB
1 Timothy 4 in the BLPT
1 Timothy 4 in the BNT
1 Timothy 4 in the BNTABOOT
1 Timothy 4 in the BNTLV
1 Timothy 4 in the BOATCB
1 Timothy 4 in the BOATCB2
1 Timothy 4 in the BOBCV
1 Timothy 4 in the BOCNT
1 Timothy 4 in the BOECS
1 Timothy 4 in the BOGWICC
1 Timothy 4 in the BOHCB
1 Timothy 4 in the BOHCV
1 Timothy 4 in the BOHLNT
1 Timothy 4 in the BOHNTLTAL
1 Timothy 4 in the BOILNTAP
1 Timothy 4 in the BOITCV
1 Timothy 4 in the BOKCV
1 Timothy 4 in the BOKCV2
1 Timothy 4 in the BOKHWOG
1 Timothy 4 in the BOKSSV
1 Timothy 4 in the BOLCB
1 Timothy 4 in the BOLCB2
1 Timothy 4 in the BOMCV
1 Timothy 4 in the BONAV
1 Timothy 4 in the BONCB
1 Timothy 4 in the BONLT
1 Timothy 4 in the BONUT2
1 Timothy 4 in the BOPLNT
1 Timothy 4 in the BOSCB
1 Timothy 4 in the BOSNC
1 Timothy 4 in the BOTLNT
1 Timothy 4 in the BOVCB
1 Timothy 4 in the BOYCB
1 Timothy 4 in the BPBB
1 Timothy 4 in the BPH
1 Timothy 4 in the BSB
1 Timothy 4 in the CCB
1 Timothy 4 in the CUV
1 Timothy 4 in the CUVS
1 Timothy 4 in the DBT
1 Timothy 4 in the DGDNT
1 Timothy 4 in the DHNT
1 Timothy 4 in the DNT
1 Timothy 4 in the ELBE
1 Timothy 4 in the EMTV
1 Timothy 4 in the ESV
1 Timothy 4 in the FBV
1 Timothy 4 in the FEB
1 Timothy 4 in the GGMNT
1 Timothy 4 in the GNT
1 Timothy 4 in the HARY
1 Timothy 4 in the HNT
1 Timothy 4 in the IRVA
1 Timothy 4 in the IRVB
1 Timothy 4 in the IRVG
1 Timothy 4 in the IRVH
1 Timothy 4 in the IRVK
1 Timothy 4 in the IRVM
1 Timothy 4 in the IRVM2
1 Timothy 4 in the IRVO
1 Timothy 4 in the IRVP
1 Timothy 4 in the IRVT
1 Timothy 4 in the IRVT2
1 Timothy 4 in the IRVU
1 Timothy 4 in the ISVN
1 Timothy 4 in the JSNT
1 Timothy 4 in the KAPI
1 Timothy 4 in the KBT1ETNIK
1 Timothy 4 in the KBV
1 Timothy 4 in the KJV
1 Timothy 4 in the KNFD
1 Timothy 4 in the LBA
1 Timothy 4 in the LBLA
1 Timothy 4 in the LNT
1 Timothy 4 in the LSV
1 Timothy 4 in the MAAL
1 Timothy 4 in the MBV
1 Timothy 4 in the MBV2
1 Timothy 4 in the MHNT
1 Timothy 4 in the MKNFD
1 Timothy 4 in the MNG
1 Timothy 4 in the MNT
1 Timothy 4 in the MNT2
1 Timothy 4 in the MRS1T
1 Timothy 4 in the NAA
1 Timothy 4 in the NASB
1 Timothy 4 in the NBLA
1 Timothy 4 in the NBS
1 Timothy 4 in the NBVTP
1 Timothy 4 in the NET2
1 Timothy 4 in the NIV11
1 Timothy 4 in the NNT
1 Timothy 4 in the NNT2
1 Timothy 4 in the NNT3
1 Timothy 4 in the PDDPT
1 Timothy 4 in the PFNT
1 Timothy 4 in the RMNT
1 Timothy 4 in the SBIAS
1 Timothy 4 in the SBIBS
1 Timothy 4 in the SBIBS2
1 Timothy 4 in the SBICS
1 Timothy 4 in the SBIDS
1 Timothy 4 in the SBIGS
1 Timothy 4 in the SBIHS
1 Timothy 4 in the SBIIS
1 Timothy 4 in the SBIIS2
1 Timothy 4 in the SBIIS3
1 Timothy 4 in the SBIKS
1 Timothy 4 in the SBIKS2
1 Timothy 4 in the SBIMS
1 Timothy 4 in the SBIOS
1 Timothy 4 in the SBIPS
1 Timothy 4 in the SBISS
1 Timothy 4 in the SBITS
1 Timothy 4 in the SBITS2
1 Timothy 4 in the SBITS3
1 Timothy 4 in the SBITS4
1 Timothy 4 in the SBIUS
1 Timothy 4 in the SBIVS
1 Timothy 4 in the SBT
1 Timothy 4 in the SBT1E
1 Timothy 4 in the SCHL
1 Timothy 4 in the SNT
1 Timothy 4 in the SUSU
1 Timothy 4 in the SUSU2
1 Timothy 4 in the SYNO
1 Timothy 4 in the TBIAOTANT
1 Timothy 4 in the TBT1E
1 Timothy 4 in the TBT1E2
1 Timothy 4 in the TFTIP
1 Timothy 4 in the TFTU
1 Timothy 4 in the TGNTATF3T
1 Timothy 4 in the THAI
1 Timothy 4 in the TNFD
1 Timothy 4 in the TNT
1 Timothy 4 in the TNTIK
1 Timothy 4 in the TNTIL
1 Timothy 4 in the TNTIN
1 Timothy 4 in the TNTIP
1 Timothy 4 in the TNTIZ
1 Timothy 4 in the TOMA
1 Timothy 4 in the TTENT
1 Timothy 4 in the UBG
1 Timothy 4 in the UGV
1 Timothy 4 in the UGV2
1 Timothy 4 in the UGV3
1 Timothy 4 in the VBL
1 Timothy 4 in the VDCC
1 Timothy 4 in the YALU
1 Timothy 4 in the YAPE
1 Timothy 4 in the YBVTP
1 Timothy 4 in the ZBP