2 Chronicles 12 (BOICB)
1 Ma mgbe e mere ka alaeze Rehoboam guzosie ike, mgbe ọ dịkwa ike, ọ hapụrụ iwu ONYENWE ANYỊ ya na ndị Izrel niile. 2 Nʼihi na ha ekwesighị ntụkwasị obi nye ONYENWE ANYỊ, Shishak eze Ijipt busoro Jerusalem agha nʼafọ nke ise nke ọchịchị eze Rehoboam. 3 O ji otu puku ụgbọ agha na narị abụọ, na ndị agha na-agba ịnyịnya dị puku iri isii, na ndị agha ụkwụ ala, ndị a na-apụghị ịgụta ọnụ, ndị agha si Libịa, Sukim na Kush, ndị sooro ya site nʼala Ijipt. 4 O merikwara obodo niile e wusiri ike nke Juda ma bịarukwaa Jerusalem. 5 Mgbe ahụ, Shemaya onye amụma bịakwutere Rehoboam na ndịisi Juda niile, ndị zukọtara na Jerusalem nʼihi egwu Shishak, sị ha, “Otu a ka ONYENWE ANYỊ sịrị, ‘Unu ahapụla m, nʼihi ya, ahapụkwala m unu, nyefee unu nʼaka Shishak.’ ” 6 Ndị ndu Izrel na eze wedara onwe ha nʼala sị, “Onye ezi omume ka ONYENWE ANYỊ bụ.” 7 Mgbe ONYENWE ANYỊ hụrụ otu ha si weda onwe ha nʼala, okwu ONYENWE ANYỊ bịakwutere Shemaya, sị, “Ebe ọ bụ na ha ewedala onwe ha nʼala, agakwaghị m ebibi ha kama aga m eme ka ha nwe nzọpụta ngwangwa. Agakwaghị m eji Shishak gosi Jerusalem oke iwe m. 8 Ma otu ọ dị, ha ga-abụrụ ya ohu, ka ha nwe ike mata ọ dị iche dị nʼetiti ijere m ozi na ijere ndị eze ala ọzọ dị iche iche ozi.” 9 Mgbe Shishak eze Ijipt busoro Jerusalem nʼagha; o bukọrọ akụ niile dị nʼime ụlọ ONYENWE ANYỊ, na akụ niile dịkwa nʼụlọeze. Ọ kwakọọrọ ihe niile, werekwa ọta ọlaedo ndị ahụ Solomọn kpụrụ. 10 Ma eze Rehoboam kpụrụ ọta bronz i ji dochie ndị ahụ, nyefee ha nʼaka ndịisi ndị nche, bụ ndị na-eche nʼọnụ ụzọ ụlọeze nche ka a lekọta ha anya. 11 Mgbe ọbụla eze na-aga nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ, ndị nche na-eso ya buru ọta ndị ahụ, emesịa, ha na-ebughachikwa ha nʼime ụlọ ndị nche. 12 Mgbe eze wedara onwe ya nʼala, iwe ONYENWE ANYỊ na-eweso ya dajụrụ, Ọ laghịkwa ya nʼiyi kpamkpam. Nʼezie, ezi ihe fọdụkwara na Juda. 13 Eze Rehoboam mere onwe ya ka ọ dị ike na Jerusalem na-achịkwa ka eze. Ọ gbara iri afọ anọ na otu mgbe ọ malitere ịbụ eze, ọ chịrị afọ iri na asaa na Jerusalem, bụ obodo ahụ ONYENWE ANYỊ họọrọ site nʼetiti ebo niile nke Izrel, bụ ebe ọ ga-akpọkwasị Aha ya. Aha nne ya bụ Naama, onye Amọn. 14 O mere ihe ọjọọ, nʼihi na ọ dịghị mgbe ọbụla o kpebiri nʼobi ya ịchọ ONYENWE ANYỊ. 15 Ma banyere ihe ndị ọzọ niile mere nʼoge ọchịchị Rehoboam, site na mmalite ruo ọgwụgwụ, ọ bụ na e deghị ha nʼakwụkwọ akụkọ nke Shemaya onye amụma na nke Ido onye ọhụ ụzọ, nke na-ahụ maka ihe banyere usoro ọmụmụ niile? Agha dịgidere nʼetiti Rehoboam na Jeroboam ụbọchị niile nke ndụ ha. 16 Rehoboam sooro ndị nna nna ya ha dina nʼọnwụ, e lie ya nʼobodo Devid. Abija nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya.
In Other Versions
2 Chronicles 12 in the ANGEFD
2 Chronicles 12 in the ANTPNG2D
2 Chronicles 12 in the AS21
2 Chronicles 12 in the BAGH
2 Chronicles 12 in the BBPNG
2 Chronicles 12 in the BBT1E
2 Chronicles 12 in the BDS
2 Chronicles 12 in the BEV
2 Chronicles 12 in the BHAD
2 Chronicles 12 in the BIB
2 Chronicles 12 in the BLPT
2 Chronicles 12 in the BNT
2 Chronicles 12 in the BNTABOOT
2 Chronicles 12 in the BNTLV
2 Chronicles 12 in the BOATCB
2 Chronicles 12 in the BOATCB2
2 Chronicles 12 in the BOBCV
2 Chronicles 12 in the BOCNT
2 Chronicles 12 in the BOECS
2 Chronicles 12 in the BOGWICC
2 Chronicles 12 in the BOHCB
2 Chronicles 12 in the BOHCV
2 Chronicles 12 in the BOHLNT
2 Chronicles 12 in the BOHNTLTAL
2 Chronicles 12 in the BOILNTAP
2 Chronicles 12 in the BOITCV
2 Chronicles 12 in the BOKCV
2 Chronicles 12 in the BOKCV2
2 Chronicles 12 in the BOKHWOG
2 Chronicles 12 in the BOKSSV
2 Chronicles 12 in the BOLCB
2 Chronicles 12 in the BOLCB2
2 Chronicles 12 in the BOMCV
2 Chronicles 12 in the BONAV
2 Chronicles 12 in the BONCB
2 Chronicles 12 in the BONLT
2 Chronicles 12 in the BONUT2
2 Chronicles 12 in the BOPLNT
2 Chronicles 12 in the BOSCB
2 Chronicles 12 in the BOSNC
2 Chronicles 12 in the BOTLNT
2 Chronicles 12 in the BOVCB
2 Chronicles 12 in the BOYCB
2 Chronicles 12 in the BPBB
2 Chronicles 12 in the BPH
2 Chronicles 12 in the BSB
2 Chronicles 12 in the CCB
2 Chronicles 12 in the CUV
2 Chronicles 12 in the CUVS
2 Chronicles 12 in the DBT
2 Chronicles 12 in the DGDNT
2 Chronicles 12 in the DHNT
2 Chronicles 12 in the DNT
2 Chronicles 12 in the ELBE
2 Chronicles 12 in the EMTV
2 Chronicles 12 in the ESV
2 Chronicles 12 in the FBV
2 Chronicles 12 in the FEB
2 Chronicles 12 in the GGMNT
2 Chronicles 12 in the GNT
2 Chronicles 12 in the HARY
2 Chronicles 12 in the HNT
2 Chronicles 12 in the IRVA
2 Chronicles 12 in the IRVB
2 Chronicles 12 in the IRVG
2 Chronicles 12 in the IRVH
2 Chronicles 12 in the IRVK
2 Chronicles 12 in the IRVM
2 Chronicles 12 in the IRVM2
2 Chronicles 12 in the IRVO
2 Chronicles 12 in the IRVP
2 Chronicles 12 in the IRVT
2 Chronicles 12 in the IRVT2
2 Chronicles 12 in the IRVU
2 Chronicles 12 in the ISVN
2 Chronicles 12 in the JSNT
2 Chronicles 12 in the KAPI
2 Chronicles 12 in the KBT1ETNIK
2 Chronicles 12 in the KBV
2 Chronicles 12 in the KJV
2 Chronicles 12 in the KNFD
2 Chronicles 12 in the LBA
2 Chronicles 12 in the LBLA
2 Chronicles 12 in the LNT
2 Chronicles 12 in the LSV
2 Chronicles 12 in the MAAL
2 Chronicles 12 in the MBV
2 Chronicles 12 in the MBV2
2 Chronicles 12 in the MHNT
2 Chronicles 12 in the MKNFD
2 Chronicles 12 in the MNG
2 Chronicles 12 in the MNT
2 Chronicles 12 in the MNT2
2 Chronicles 12 in the MRS1T
2 Chronicles 12 in the NAA
2 Chronicles 12 in the NASB
2 Chronicles 12 in the NBLA
2 Chronicles 12 in the NBS
2 Chronicles 12 in the NBVTP
2 Chronicles 12 in the NET2
2 Chronicles 12 in the NIV11
2 Chronicles 12 in the NNT
2 Chronicles 12 in the NNT2
2 Chronicles 12 in the NNT3
2 Chronicles 12 in the PDDPT
2 Chronicles 12 in the PFNT
2 Chronicles 12 in the RMNT
2 Chronicles 12 in the SBIAS
2 Chronicles 12 in the SBIBS
2 Chronicles 12 in the SBIBS2
2 Chronicles 12 in the SBICS
2 Chronicles 12 in the SBIDS
2 Chronicles 12 in the SBIGS
2 Chronicles 12 in the SBIHS
2 Chronicles 12 in the SBIIS
2 Chronicles 12 in the SBIIS2
2 Chronicles 12 in the SBIIS3
2 Chronicles 12 in the SBIKS
2 Chronicles 12 in the SBIKS2
2 Chronicles 12 in the SBIMS
2 Chronicles 12 in the SBIOS
2 Chronicles 12 in the SBIPS
2 Chronicles 12 in the SBISS
2 Chronicles 12 in the SBITS
2 Chronicles 12 in the SBITS2
2 Chronicles 12 in the SBITS3
2 Chronicles 12 in the SBITS4
2 Chronicles 12 in the SBIUS
2 Chronicles 12 in the SBIVS
2 Chronicles 12 in the SBT
2 Chronicles 12 in the SBT1E
2 Chronicles 12 in the SCHL
2 Chronicles 12 in the SNT
2 Chronicles 12 in the SUSU
2 Chronicles 12 in the SUSU2
2 Chronicles 12 in the SYNO
2 Chronicles 12 in the TBIAOTANT
2 Chronicles 12 in the TBT1E
2 Chronicles 12 in the TBT1E2
2 Chronicles 12 in the TFTIP
2 Chronicles 12 in the TFTU
2 Chronicles 12 in the TGNTATF3T
2 Chronicles 12 in the THAI
2 Chronicles 12 in the TNFD
2 Chronicles 12 in the TNT
2 Chronicles 12 in the TNTIK
2 Chronicles 12 in the TNTIL
2 Chronicles 12 in the TNTIN
2 Chronicles 12 in the TNTIP
2 Chronicles 12 in the TNTIZ
2 Chronicles 12 in the TOMA
2 Chronicles 12 in the TTENT
2 Chronicles 12 in the UBG
2 Chronicles 12 in the UGV
2 Chronicles 12 in the UGV2
2 Chronicles 12 in the UGV3
2 Chronicles 12 in the VBL
2 Chronicles 12 in the VDCC
2 Chronicles 12 in the YALU
2 Chronicles 12 in the YAPE
2 Chronicles 12 in the YBVTP
2 Chronicles 12 in the ZBP