2 Corinthians 9 (BOICB)
1 Ọ dịghị mkpa idere unu akwụkwọ banyere ozi nke ndị nsọ. 2 Amaara m na unu jikeere inyere ha aka, dịka m nyara isi nye ndị Masidonia banyere unu. Nʼihi na agwara m ha na unu ndị bi na Akaịa ejikerelarị inyere ha aka kemgbe afọ gara aga. Ọ bụkwa ịnụ ọkụ nʼobi unu kwaliri obi ha, ime ihe ha mere. 3 Ugbu a, ana m ezitere unu ụmụnna anyị ndị a ka e mee ka ịnya isi nke m nyara banyere unu ghara ịbụ okwu efu. Ma dịka m gwara ha na unu ejikerela, achọrọ m ka unu jikere nye ha ihe unu chọrọ inye. 4 Nʼihi na ọ bụrụ na ndị Masidonia esoro m bịa hụ na unu ejikeghị ejike, ebe anyị na-anya isi na unu ejikerela, ọ ga-abụrụ m ihe ihere, bụkwara unu ihe ihere, ebe anyị nwere ntụkwasị obi na unu ga-anọ na njikere. 5 Ọ bụ nke a mere m ji hụ na ọ dị mkpa ịrịọ ụmụnna anyị ka ha buru ụzọ bịa, tupu m bịa. Ka unu nwee ike ịkwado onyinye ahụ unu kwere na nkwa inye, jide ya na njikere ruo mgbe m bịara. Ka unu si otu a gosi ndị mụ na ha ga-eso na unu na-enye nʼihi na unu chọrọ inye, ọ bụkwaghị nʼihi na a gwara unu ka unu nye. 6 Isi okwu bụ nke a, Onye ọbụla na-akụ mkpụrụ ntakịrị, ga-aghọtakwa nke nta, ma onye ahụ na-akụ mkpụrụ buru ibu ga-aghọtakwa mkpụrụ hiri nne. 7 Ka onye ọbụla nye dịka o buru ụzọ kpebie nʼime obi ya inye. Ka ọ ghara inye nʼihi na mmadụ kwagidere ya, maọbụ inye nʼihi na ndị ọzọ na-enye, nʼihi na Chineke hụrụ ndị ji obi ụtọ nye onyinye ha nʼanya. 8 Chineke nwere ike inye unu karịa ihe na-akpa unu, ka unu na-enwezukwa ihe unu chọrọ mgbe niile nʼoge niile. Mgbe ahụ, unu ga-enwezukwa ihe niile unu ji arụ ọrụ ọma. 9 Dịka e dere ya,“Ọ gbasara onyinye ya ebe niile nye ndị ogbenye;ezi omume ya na-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.” 10 Ma onye ahụ na-enye onye ọrụ ubi mkpụrụ nke ọ na-agha nʼubi ya, na-enyekwa mmadụ nri ọ ga-eri, ọ ga-enyekwa unu ihe niile dị unu mkpa, meekwa ka ụlọakụ unu jupụta na mkpụrụ. Ọ ga-emekwa ka mkpụrụ ezi omume unu baa ụba. 11 Ọ ga-emekwa ka unu bụrụ ndị ọgaranya nʼụzọ niile, ka unu nwee ihe ga-ezuru unu na nke unu ga-enye ndị ọzọ mgbe niile. Site nʼaka anyị, afọ ofufu unu ga-enye Chineke ekele nʼihi inyeaka unu nyere ha. 12 Nʼihi na ije ozi nke ife ofufe a abụghị naanị nke igboro ndị nsọ mkpa ha, kama ọ bụkwa nke na-eme ka ekele ọtụtụ ndị mmadụ na-enye Chineke babiga ụba oke. 13 Nʼihi ije ozi a, nke unu sitere na ya gosi onwe unu dịka ndị kwesiri, ndị ọzọ ga-eto Chineke nʼihi irube isi unu nke dakọtara na nkwupụta unu banyere oziọma nke Kraịst, ya na onyinye afọ ofufu nke unu na-eme ka ha na ndị ọzọ niile soro unu nwekọ. 14 Nke a ga-eme nʼekpere ha maka unu, ha ga-eji obi ha niile rịọọ arịrịọ, nʼihi ịdị ukwu nke amara Chineke dị nʼime unu. 15 Ekele dịrị Chineke nʼihi onyinye ya dị ukwuu nke ọnụ na-apụghị ịkọ.
In Other Versions
2 Corinthians 9 in the ANGEFD
2 Corinthians 9 in the ANTPNG2D
2 Corinthians 9 in the AS21
2 Corinthians 9 in the BAGH
2 Corinthians 9 in the BBPNG
2 Corinthians 9 in the BBT1E
2 Corinthians 9 in the BDS
2 Corinthians 9 in the BEV
2 Corinthians 9 in the BHAD
2 Corinthians 9 in the BIB
2 Corinthians 9 in the BLPT
2 Corinthians 9 in the BNT
2 Corinthians 9 in the BNTABOOT
2 Corinthians 9 in the BNTLV
2 Corinthians 9 in the BOATCB
2 Corinthians 9 in the BOATCB2
2 Corinthians 9 in the BOBCV
2 Corinthians 9 in the BOCNT
2 Corinthians 9 in the BOECS
2 Corinthians 9 in the BOGWICC
2 Corinthians 9 in the BOHCB
2 Corinthians 9 in the BOHCV
2 Corinthians 9 in the BOHLNT
2 Corinthians 9 in the BOHNTLTAL
2 Corinthians 9 in the BOILNTAP
2 Corinthians 9 in the BOITCV
2 Corinthians 9 in the BOKCV
2 Corinthians 9 in the BOKCV2
2 Corinthians 9 in the BOKHWOG
2 Corinthians 9 in the BOKSSV
2 Corinthians 9 in the BOLCB
2 Corinthians 9 in the BOLCB2
2 Corinthians 9 in the BOMCV
2 Corinthians 9 in the BONAV
2 Corinthians 9 in the BONCB
2 Corinthians 9 in the BONLT
2 Corinthians 9 in the BONUT2
2 Corinthians 9 in the BOPLNT
2 Corinthians 9 in the BOSCB
2 Corinthians 9 in the BOSNC
2 Corinthians 9 in the BOTLNT
2 Corinthians 9 in the BOVCB
2 Corinthians 9 in the BOYCB
2 Corinthians 9 in the BPBB
2 Corinthians 9 in the BPH
2 Corinthians 9 in the BSB
2 Corinthians 9 in the CCB
2 Corinthians 9 in the CUV
2 Corinthians 9 in the CUVS
2 Corinthians 9 in the DBT
2 Corinthians 9 in the DGDNT
2 Corinthians 9 in the DHNT
2 Corinthians 9 in the DNT
2 Corinthians 9 in the ELBE
2 Corinthians 9 in the EMTV
2 Corinthians 9 in the ESV
2 Corinthians 9 in the FBV
2 Corinthians 9 in the FEB
2 Corinthians 9 in the GGMNT
2 Corinthians 9 in the GNT
2 Corinthians 9 in the HARY
2 Corinthians 9 in the HNT
2 Corinthians 9 in the IRVA
2 Corinthians 9 in the IRVB
2 Corinthians 9 in the IRVG
2 Corinthians 9 in the IRVH
2 Corinthians 9 in the IRVK
2 Corinthians 9 in the IRVM
2 Corinthians 9 in the IRVM2
2 Corinthians 9 in the IRVO
2 Corinthians 9 in the IRVP
2 Corinthians 9 in the IRVT
2 Corinthians 9 in the IRVT2
2 Corinthians 9 in the IRVU
2 Corinthians 9 in the ISVN
2 Corinthians 9 in the JSNT
2 Corinthians 9 in the KAPI
2 Corinthians 9 in the KBT1ETNIK
2 Corinthians 9 in the KBV
2 Corinthians 9 in the KJV
2 Corinthians 9 in the KNFD
2 Corinthians 9 in the LBA
2 Corinthians 9 in the LBLA
2 Corinthians 9 in the LNT
2 Corinthians 9 in the LSV
2 Corinthians 9 in the MAAL
2 Corinthians 9 in the MBV
2 Corinthians 9 in the MBV2
2 Corinthians 9 in the MHNT
2 Corinthians 9 in the MKNFD
2 Corinthians 9 in the MNG
2 Corinthians 9 in the MNT
2 Corinthians 9 in the MNT2
2 Corinthians 9 in the MRS1T
2 Corinthians 9 in the NAA
2 Corinthians 9 in the NASB
2 Corinthians 9 in the NBLA
2 Corinthians 9 in the NBS
2 Corinthians 9 in the NBVTP
2 Corinthians 9 in the NET2
2 Corinthians 9 in the NIV11
2 Corinthians 9 in the NNT
2 Corinthians 9 in the NNT2
2 Corinthians 9 in the NNT3
2 Corinthians 9 in the PDDPT
2 Corinthians 9 in the PFNT
2 Corinthians 9 in the RMNT
2 Corinthians 9 in the SBIAS
2 Corinthians 9 in the SBIBS
2 Corinthians 9 in the SBIBS2
2 Corinthians 9 in the SBICS
2 Corinthians 9 in the SBIDS
2 Corinthians 9 in the SBIGS
2 Corinthians 9 in the SBIHS
2 Corinthians 9 in the SBIIS
2 Corinthians 9 in the SBIIS2
2 Corinthians 9 in the SBIIS3
2 Corinthians 9 in the SBIKS
2 Corinthians 9 in the SBIKS2
2 Corinthians 9 in the SBIMS
2 Corinthians 9 in the SBIOS
2 Corinthians 9 in the SBIPS
2 Corinthians 9 in the SBISS
2 Corinthians 9 in the SBITS
2 Corinthians 9 in the SBITS2
2 Corinthians 9 in the SBITS3
2 Corinthians 9 in the SBITS4
2 Corinthians 9 in the SBIUS
2 Corinthians 9 in the SBIVS
2 Corinthians 9 in the SBT
2 Corinthians 9 in the SBT1E
2 Corinthians 9 in the SCHL
2 Corinthians 9 in the SNT
2 Corinthians 9 in the SUSU
2 Corinthians 9 in the SUSU2
2 Corinthians 9 in the SYNO
2 Corinthians 9 in the TBIAOTANT
2 Corinthians 9 in the TBT1E
2 Corinthians 9 in the TBT1E2
2 Corinthians 9 in the TFTIP
2 Corinthians 9 in the TFTU
2 Corinthians 9 in the TGNTATF3T
2 Corinthians 9 in the THAI
2 Corinthians 9 in the TNFD
2 Corinthians 9 in the TNT
2 Corinthians 9 in the TNTIK
2 Corinthians 9 in the TNTIL
2 Corinthians 9 in the TNTIN
2 Corinthians 9 in the TNTIP
2 Corinthians 9 in the TNTIZ
2 Corinthians 9 in the TOMA
2 Corinthians 9 in the TTENT
2 Corinthians 9 in the UBG
2 Corinthians 9 in the UGV
2 Corinthians 9 in the UGV2
2 Corinthians 9 in the UGV3
2 Corinthians 9 in the VBL
2 Corinthians 9 in the VDCC
2 Corinthians 9 in the YALU
2 Corinthians 9 in the YAPE
2 Corinthians 9 in the YBVTP
2 Corinthians 9 in the ZBP