Amos 1 (BOICB)
1 Okwu ndị Emọs kwuru, onye bụ otu nʼime ndị ọzụzụ atụrụ nke obodo Tekoa. Ndị a bụ ọhụ ọ hụrụ banyere Izrel. Ọ hụrụ ọhụ a mgbe Uzaya bụ eze ndị Juda. Nʼoge ahụ kwa ka Jeroboam nwa Joash na-achị Izrel. Ọ hụrụ ọhụ a afọ abụọ tupu oke ala ọma jijiji ahụ adịrị. 2 Ọ sịrị, ONYENWE ANYỊ si nʼugwu Zayọn na-ebigbọ,o si na Jerusalem na-eme ka olu ya daa ụda.Ebe ịta nri nke ndị ọzụzụ atụrụ ga-eru ụjụ.Elu ugwu Kamel ga-akpọnwụkwa. 3 Otu a ka ONYENWE ANYỊ na-ekwu,“Nʼihi njehie atọ nke Damaskọs,na nʼihi njehie ha nke ugboro anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ.Nʼihi na ha azọpịala ndị m nʼime Gilead,ha ji igwe ịzọcha mkpụrụ ọka nwere eze. 4 Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ nʼụlọeze Hazael;ọkụ a ga-erepịakwa ebe niile e wusiri ike nke Ben-Hadad. 5 Aga m etiji ibo ọnụ ụzọ ama Damaskọs,aga m ekpochapụkwa ndị niile bi na Ndagwurugwu Aven,na onye ahụ mkpara eze dị nʼaka ya, nke nọ na Bet-Eden.Ndị Aram ga-abụkwa ndị a dọtara nʼagha, ndị a ga-adọkpụrụ gaa Kia.”Ka ONYENWE ANYỊ kwuru. 6 Otu a ka ONYENWE ANYỊ na-ekwu,“Nʼihi njehie atọ nke Gaza,e, nʼihi njehie nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ,nʼihi na ha dọtara mmadụ niile nʼagha,ranye nʼaka ndị Edọm. 7 Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Gaza,ebe ya niile e wusiri ike ga-agba ọkụ. 8 Aga m egbu ndị Ashdọd,ma bibiekwa onye ahụ na-achị Ashkelọn.Aga eweli aka m megide ndị Ekrọn,ruo mgbe ndị Filistia fọdụrụ ga-ala nʼiyi.”Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ sịrị. 9 Otu a ka ONYENWE ANYỊ na-ekwu,“Nʼihi njehie atọ nke Taịa,e, nʼihi nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ.Nʼihi na ha dọkpụrụ ọgbakọ ndị mmadụ renye nʼaka Edọm dịka ohu,ma chefuo ọgbụgba ndụ nwanne na nwanne dị nʼetiti ha. 10 Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Taịa;ọ ga-eredakwa ebe ha niile e wusiri ike.” 11 ONYENWE ANYỊ na-ekwu,“Nʼihi njehie atọ nke Edọm,e, nʼihi nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ.Nʼihi na o ji mma agha chụọ nwanne ya ọsọ,o meghị ebere,kama, o mere ka iwe ya dịgidesie ike;nrubiga oke nke ọnụma ya akwụsịkwaghị akwụsị. 12 Nʼihi ya, aga m esunye ọkụ na Teman;ọ ga-erekwa nʼebe niile e wusiri ike nke Bozra.” 13 Ma otu a ka ONYENWE ANYỊ na-ekwu,“Nʼihi njehie atọ nke Amọn,e, nʼihi nke anọ, agaghị m ahapụ inye ya ntaramahụhụ,nʼihi na ha were mma agha ha bọwaa afọ ụmụ nwanyị Gilead dị ime,nʼihi ime ka oke ala ha saa mbara. 14 Nʼihi nke a, aga m esunye ọkụ na mgbidi niile nke Raba.Ọ ga-erepịakwa ebe ya niile e wusiri ike.Oke ụzụ agha nke ga-ada dịka ụzụ oke ifufe,na ụzụ egbe eluigwe ga na-ada nʼụbọchị ahụ. 15 Eze ha na ndịisi ọchịchị ya ga-abụ ndị a dọtara nʼagha,ndị ga-aga biri nʼala ọzọ.”Ka ONYENWE ANYỊ sịrị.
In Other Versions
Amos 1 in the ANGEFD
Amos 1 in the ANTPNG2D
Amos 1 in the AS21
Amos 1 in the BAGH
Amos 1 in the BBPNG
Amos 1 in the BBT1E
Amos 1 in the BDS
Amos 1 in the BEV
Amos 1 in the BHAD
Amos 1 in the BIB
Amos 1 in the BLPT
Amos 1 in the BNT
Amos 1 in the BNTABOOT
Amos 1 in the BNTLV
Amos 1 in the BOATCB
Amos 1 in the BOATCB2
Amos 1 in the BOBCV
Amos 1 in the BOCNT
Amos 1 in the BOECS
Amos 1 in the BOGWICC
Amos 1 in the BOHCB
Amos 1 in the BOHCV
Amos 1 in the BOHLNT
Amos 1 in the BOHNTLTAL
Amos 1 in the BOILNTAP
Amos 1 in the BOITCV
Amos 1 in the BOKCV
Amos 1 in the BOKCV2
Amos 1 in the BOKHWOG
Amos 1 in the BOKSSV
Amos 1 in the BOLCB
Amos 1 in the BOLCB2
Amos 1 in the BOMCV
Amos 1 in the BONAV
Amos 1 in the BONCB
Amos 1 in the BONLT
Amos 1 in the BONUT2
Amos 1 in the BOPLNT
Amos 1 in the BOSCB
Amos 1 in the BOSNC
Amos 1 in the BOTLNT
Amos 1 in the BOVCB
Amos 1 in the BOYCB
Amos 1 in the BPBB
Amos 1 in the BPH
Amos 1 in the BSB
Amos 1 in the CCB
Amos 1 in the CUV
Amos 1 in the CUVS
Amos 1 in the DBT
Amos 1 in the DGDNT
Amos 1 in the DHNT
Amos 1 in the DNT
Amos 1 in the ELBE
Amos 1 in the EMTV
Amos 1 in the ESV
Amos 1 in the FBV
Amos 1 in the FEB
Amos 1 in the GGMNT
Amos 1 in the GNT
Amos 1 in the HARY
Amos 1 in the HNT
Amos 1 in the IRVA
Amos 1 in the IRVB
Amos 1 in the IRVG
Amos 1 in the IRVH
Amos 1 in the IRVK
Amos 1 in the IRVM
Amos 1 in the IRVM2
Amos 1 in the IRVO
Amos 1 in the IRVP
Amos 1 in the IRVT
Amos 1 in the IRVT2
Amos 1 in the IRVU
Amos 1 in the ISVN
Amos 1 in the JSNT
Amos 1 in the KAPI
Amos 1 in the KBT1ETNIK
Amos 1 in the KBV
Amos 1 in the KJV
Amos 1 in the KNFD
Amos 1 in the LBA
Amos 1 in the LBLA
Amos 1 in the LNT
Amos 1 in the LSV
Amos 1 in the MAAL
Amos 1 in the MBV
Amos 1 in the MBV2
Amos 1 in the MHNT
Amos 1 in the MKNFD
Amos 1 in the MNG
Amos 1 in the MNT
Amos 1 in the MNT2
Amos 1 in the MRS1T
Amos 1 in the NAA
Amos 1 in the NASB
Amos 1 in the NBLA
Amos 1 in the NBS
Amos 1 in the NBVTP
Amos 1 in the NET2
Amos 1 in the NIV11
Amos 1 in the NNT
Amos 1 in the NNT2
Amos 1 in the NNT3
Amos 1 in the PDDPT
Amos 1 in the PFNT
Amos 1 in the RMNT
Amos 1 in the SBIAS
Amos 1 in the SBIBS
Amos 1 in the SBIBS2
Amos 1 in the SBICS
Amos 1 in the SBIDS
Amos 1 in the SBIGS
Amos 1 in the SBIHS
Amos 1 in the SBIIS
Amos 1 in the SBIIS2
Amos 1 in the SBIIS3
Amos 1 in the SBIKS
Amos 1 in the SBIKS2
Amos 1 in the SBIMS
Amos 1 in the SBIOS
Amos 1 in the SBIPS
Amos 1 in the SBISS
Amos 1 in the SBITS
Amos 1 in the SBITS2
Amos 1 in the SBITS3
Amos 1 in the SBITS4
Amos 1 in the SBIUS
Amos 1 in the SBIVS
Amos 1 in the SBT
Amos 1 in the SBT1E
Amos 1 in the SCHL
Amos 1 in the SNT
Amos 1 in the SUSU
Amos 1 in the SUSU2
Amos 1 in the SYNO
Amos 1 in the TBIAOTANT
Amos 1 in the TBT1E
Amos 1 in the TBT1E2
Amos 1 in the TFTIP
Amos 1 in the TFTU
Amos 1 in the TGNTATF3T
Amos 1 in the THAI
Amos 1 in the TNFD
Amos 1 in the TNT
Amos 1 in the TNTIK
Amos 1 in the TNTIL
Amos 1 in the TNTIN
Amos 1 in the TNTIP
Amos 1 in the TNTIZ
Amos 1 in the TOMA
Amos 1 in the TTENT
Amos 1 in the UBG
Amos 1 in the UGV
Amos 1 in the UGV2
Amos 1 in the UGV3
Amos 1 in the VBL
Amos 1 in the VDCC
Amos 1 in the YALU
Amos 1 in the YAPE
Amos 1 in the YBVTP
Amos 1 in the ZBP