Deuteronomy 18 (BOICB)
1 Ndị nchụaja bụ ndị Livayị, na ndị ebo Livayị niile agaghị enwe oke maọbụ ihe nketa ọbụla dịka ebo ndị ọzọ nʼIzrel. Ihe onyinye ịchụ aja niile e wetara nʼihu ONYENWE ANYỊ site nʼọkụ bụ ihe nketa ha. 2 Ha agaghị enwe ihe nketa ọbụla nʼetiti ụmụ Izrel ndị ọzọ, nʼihi na ONYENWE ANYỊ abụrụla ihe nketa nke ha dịka o kwere ha na nkwa. 3 Nke ga-abụ oke ruuru ndị nchụaja nʼebe ndị mmadụ nọ, nʼebe ndị na-achụ aja, site nʼanụ ehi maọbụ atụrụ: a ga-enye onye nchụaja ubu aka ya, agba ya abụọ na afọ ya. 4 Ha ga-enwetakwa mkpụrụ mbụ nke owuwe ihe ubi unu, ya bụ, ọka mbụ unu, mmanya vaịnị ọhụrụ unu, mmanụ oliv unu na ajị mbụ a kpụchapụtara site nʼahụ igwe atụrụ unu. 5 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke unu ahọpụtala ebo Livayị na ụmụ ụmụ ha site nʼebo niile nke Izrel ka ha bụrụ ndị ga-eguzo jee ozi nʼihu ONYENWE ANYỊ oge niile. 6 Onye Livayị ọbụla si nʼebe o bi kwapụ gaa biri nʼobodo ọzọ nʼIzrel nwere ike ije nʼebe ịchụ aja ONYENWE ANYỊ họpụtara, 7 ọ ga-eje ozi nʼaha ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ya dịka ụmụnna ya ndị Livayị na-eje ozi nʼihu ONYENWE ANYỊ. 8 Ọ ga-esokwa keta oke a na-ekenye ndị Livayị bi nʼobodo ahụ, nʼagbanyeghị na ọ na-enweta ego site nʼorire e rere ihe onwunwe ezinaụlọ ya. 9 Mgbe ị banyere nʼala ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-enye gị, amụtakwala ime omume arụ dịka ndị mba bi nʼala ahụ. 10 Ka a hapụ ịchọta onye ọbụla nʼetiti gị nke na-ewere nwa ya nwoke maọbụ nwanyị nye ka a kpọọ ya ọkụ nʼihi ịchụrụ chi ndị mba ọzọ aja. Ka onye Izrel ọbụla ghara ịbụ onye na-ajụ mmụọ ase maọbụ onye mgbaasị maọbụ na-agba aja, 11 maọbụ onye na-akụ mmadụ ibe ya ọgwụ, maọbụ onye na-ajụ mmụọ ọjọọ ase, maọbụ dibịa afa maọbụ onye na-ajụ ase site nʼaka ndị nwụrụ anwụ. 12 Onye ọbụla na-eme ihe ndị a bụ onye ONYENWE ANYỊ kpọrọ asị. Ọ bụkwa nʼihi ihe arụ ndị a ka ONYENWE ANYỊ Chineke gị ji na-achụpụ ndị bi nʼala a. 13 Ị ghaghị ịbụ onye zuruoke nʼụzọ niile nʼihu ONYENWE ANYỊ Chineke gị. 14 Mba ndị ị na-aga inweta ala ha bụ ndị na-ajụ ase site nʼaka ndị mgbaasị na ndị na-agba aja, ma ONYENWE ANYỊ Chineke gị anabataghị na ị ga-eme ihe dị otu ahụ. 15 Kama ONYENWE ANYỊ Chineke gị ga-eme ka onye amụma nke dị ka m biliere unu site nʼetiti unu, site nʼetiti ndị unu bụ Izrel. Ọ bụ ya ka unu ga-aṅa ntị. 16 Nʼihi na nke a bụ ihe gị onwe gị rịọrọ ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị nʼugwu Horeb, nʼụbọchị mkpokọta ahụ. I kwuru sị, “Anyị achọghị ịnụ olu ONYENWE ANYỊ maọbụ hụ ọkụ ahụ dị egwu anya ọzọ, ka anyị ghara ịnwụ.” 17 Nʼihi ya, ONYENWE ANYỊ gwara m okwu sị m, “Ihe ha kwuru dị mma. 18 Aga m eme ka onye amụma bilie nʼetiti ha, onye Izrel dịka gị. Aga m agwa ya ihe ọ ga-ekwu, okwu niile m tinyere nʼọnụ ya ka ọ ga-agwa ha. 19 Onye ọbụla jụrụ ige ntị nʼokwu m niile nke onye amụma ga-agwa ha nʼaha m ka mụ onwe m ga-emesi ike. 20 Ma onye amụma ọbụla sitere na nganga obi ya kwuo okwu nʼaha m, bụ okwu nke m na-ezighị ya ka o kwuo, ga-anwụ, maọbụ onye amụma ọbụla nke kwuru okwu nʼaha chi ndị ọzọ, onye amụma ahụ ga-anwụkwa.” 21 I nwere ike ikwu nʼobi gị sị, “Olee otu anyị ga-esi mata na okwu e kwuru si nʼaka ONYENWE ANYỊ nʼezie?” 22 Otu a ka unu ga-esi mata, ọ bụrụ na ihe onye amụma buru nʼamụma nʼaha ONYENWE ANYỊ emezughị, okwu ahụ esighị nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ bịa. Ọ bụ okwu onye amụma ahụ chepụtara kwuo nʼonwe ya. Unu atụla ya ụjọ.
In Other Versions
Deuteronomy 18 in the ANGEFD
Deuteronomy 18 in the ANTPNG2D
Deuteronomy 18 in the AS21
Deuteronomy 18 in the BAGH
Deuteronomy 18 in the BBPNG
Deuteronomy 18 in the BBT1E
Deuteronomy 18 in the BDS
Deuteronomy 18 in the BEV
Deuteronomy 18 in the BHAD
Deuteronomy 18 in the BIB
Deuteronomy 18 in the BLPT
Deuteronomy 18 in the BNT
Deuteronomy 18 in the BNTABOOT
Deuteronomy 18 in the BNTLV
Deuteronomy 18 in the BOATCB
Deuteronomy 18 in the BOATCB2
Deuteronomy 18 in the BOBCV
Deuteronomy 18 in the BOCNT
Deuteronomy 18 in the BOECS
Deuteronomy 18 in the BOGWICC
Deuteronomy 18 in the BOHCB
Deuteronomy 18 in the BOHCV
Deuteronomy 18 in the BOHLNT
Deuteronomy 18 in the BOHNTLTAL
Deuteronomy 18 in the BOILNTAP
Deuteronomy 18 in the BOITCV
Deuteronomy 18 in the BOKCV
Deuteronomy 18 in the BOKCV2
Deuteronomy 18 in the BOKHWOG
Deuteronomy 18 in the BOKSSV
Deuteronomy 18 in the BOLCB
Deuteronomy 18 in the BOLCB2
Deuteronomy 18 in the BOMCV
Deuteronomy 18 in the BONAV
Deuteronomy 18 in the BONCB
Deuteronomy 18 in the BONLT
Deuteronomy 18 in the BONUT2
Deuteronomy 18 in the BOPLNT
Deuteronomy 18 in the BOSCB
Deuteronomy 18 in the BOSNC
Deuteronomy 18 in the BOTLNT
Deuteronomy 18 in the BOVCB
Deuteronomy 18 in the BOYCB
Deuteronomy 18 in the BPBB
Deuteronomy 18 in the BPH
Deuteronomy 18 in the BSB
Deuteronomy 18 in the CCB
Deuteronomy 18 in the CUV
Deuteronomy 18 in the CUVS
Deuteronomy 18 in the DBT
Deuteronomy 18 in the DGDNT
Deuteronomy 18 in the DHNT
Deuteronomy 18 in the DNT
Deuteronomy 18 in the ELBE
Deuteronomy 18 in the EMTV
Deuteronomy 18 in the ESV
Deuteronomy 18 in the FBV
Deuteronomy 18 in the FEB
Deuteronomy 18 in the GGMNT
Deuteronomy 18 in the GNT
Deuteronomy 18 in the HARY
Deuteronomy 18 in the HNT
Deuteronomy 18 in the IRVA
Deuteronomy 18 in the IRVB
Deuteronomy 18 in the IRVG
Deuteronomy 18 in the IRVH
Deuteronomy 18 in the IRVK
Deuteronomy 18 in the IRVM
Deuteronomy 18 in the IRVM2
Deuteronomy 18 in the IRVO
Deuteronomy 18 in the IRVP
Deuteronomy 18 in the IRVT
Deuteronomy 18 in the IRVT2
Deuteronomy 18 in the IRVU
Deuteronomy 18 in the ISVN
Deuteronomy 18 in the JSNT
Deuteronomy 18 in the KAPI
Deuteronomy 18 in the KBT1ETNIK
Deuteronomy 18 in the KBV
Deuteronomy 18 in the KJV
Deuteronomy 18 in the KNFD
Deuteronomy 18 in the LBA
Deuteronomy 18 in the LBLA
Deuteronomy 18 in the LNT
Deuteronomy 18 in the LSV
Deuteronomy 18 in the MAAL
Deuteronomy 18 in the MBV
Deuteronomy 18 in the MBV2
Deuteronomy 18 in the MHNT
Deuteronomy 18 in the MKNFD
Deuteronomy 18 in the MNG
Deuteronomy 18 in the MNT
Deuteronomy 18 in the MNT2
Deuteronomy 18 in the MRS1T
Deuteronomy 18 in the NAA
Deuteronomy 18 in the NASB
Deuteronomy 18 in the NBLA
Deuteronomy 18 in the NBS
Deuteronomy 18 in the NBVTP
Deuteronomy 18 in the NET2
Deuteronomy 18 in the NIV11
Deuteronomy 18 in the NNT
Deuteronomy 18 in the NNT2
Deuteronomy 18 in the NNT3
Deuteronomy 18 in the PDDPT
Deuteronomy 18 in the PFNT
Deuteronomy 18 in the RMNT
Deuteronomy 18 in the SBIAS
Deuteronomy 18 in the SBIBS
Deuteronomy 18 in the SBIBS2
Deuteronomy 18 in the SBICS
Deuteronomy 18 in the SBIDS
Deuteronomy 18 in the SBIGS
Deuteronomy 18 in the SBIHS
Deuteronomy 18 in the SBIIS
Deuteronomy 18 in the SBIIS2
Deuteronomy 18 in the SBIIS3
Deuteronomy 18 in the SBIKS
Deuteronomy 18 in the SBIKS2
Deuteronomy 18 in the SBIMS
Deuteronomy 18 in the SBIOS
Deuteronomy 18 in the SBIPS
Deuteronomy 18 in the SBISS
Deuteronomy 18 in the SBITS
Deuteronomy 18 in the SBITS2
Deuteronomy 18 in the SBITS3
Deuteronomy 18 in the SBITS4
Deuteronomy 18 in the SBIUS
Deuteronomy 18 in the SBIVS
Deuteronomy 18 in the SBT
Deuteronomy 18 in the SBT1E
Deuteronomy 18 in the SCHL
Deuteronomy 18 in the SNT
Deuteronomy 18 in the SUSU
Deuteronomy 18 in the SUSU2
Deuteronomy 18 in the SYNO
Deuteronomy 18 in the TBIAOTANT
Deuteronomy 18 in the TBT1E
Deuteronomy 18 in the TBT1E2
Deuteronomy 18 in the TFTIP
Deuteronomy 18 in the TFTU
Deuteronomy 18 in the TGNTATF3T
Deuteronomy 18 in the THAI
Deuteronomy 18 in the TNFD
Deuteronomy 18 in the TNT
Deuteronomy 18 in the TNTIK
Deuteronomy 18 in the TNTIL
Deuteronomy 18 in the TNTIN
Deuteronomy 18 in the TNTIP
Deuteronomy 18 in the TNTIZ
Deuteronomy 18 in the TOMA
Deuteronomy 18 in the TTENT
Deuteronomy 18 in the UBG
Deuteronomy 18 in the UGV
Deuteronomy 18 in the UGV2
Deuteronomy 18 in the UGV3
Deuteronomy 18 in the VBL
Deuteronomy 18 in the VDCC
Deuteronomy 18 in the YALU
Deuteronomy 18 in the YAPE
Deuteronomy 18 in the YBVTP
Deuteronomy 18 in the ZBP