Deuteronomy 6 (BOICB)
1 Ndị a bụ iwu, na ụkpụrụ, na ikpe niile nke ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu, nyere m nʼiwu ka a kuziere unu ka unu debe, nʼala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta. 2 Ihe e ji nye iwu ndị a bụ ka unu na ụmụ unu, na ụmụ ụmụ unu, tụọ egwu ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu, site nʼidebe iwu ya, ogologo ndụ unu niile. Ọ bụrụ na unu emee ya, unu ga-enwe ndụ ogologo. 3 Nụrụ Izrel ma lezie anya nʼirube isi, ka ihe gaara unu nke ọma, ka unu baa ụba nke ukwuu nʼala ahụ mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru nʼime ya, ọ bụladị dịka ONYENWE ANYỊ Chineke nna nna unu ha kwere unu na nkwa. 4 Nụrụ gị Izrel, ONYENWE ANYỊ bụ Chineke anyị, ONYENWE ANYỊ bụ otu. 5 Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na uche gị na ike gị niile, hụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị nʼanya. 6 Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ị ga-eme ka ọ dịrị gị nʼobi. 7 Ị ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe ị na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe ị na-aga nʼokporoụzọ, mgbe ị na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie. 8 Keenụ ha dịka ihe ịrịbama nʼelu aka unu, kekwasịkwa ha dịka ihe ncheta nʼegedege ihu unu. 9 Dee ha nʼelu ibo ọnụ ụzọ ụlọ gị na nke ọnụ ụzọ ama gị. 10 Mgbe ONYENWE ANYỊ Chineke ga-akpọbata unu nʼala ahụ ọ ṅụrụ iyi nye nna nna unu ha, bụ Ebraham, na Aịzik, na Jekọb, na inye unu, ala sara mbara nke jupụtara nʼobodo unu na-ewughị, 11 na ụlọ ihe ọma dị iche iche jupụtara nʼime ya nke unu na-azụghị, na olulu mmiri unu na-egwughị nʼonwe unu, na ubi vaịnị na ọtụtụ osisi oliv unu na-amaghị ndị kụrụ ha, mgbe unu riri ihe rijuo afọ, 12 leruonu anya, ka unu ghara ichefu ONYENWE ANYỊ, onye mere ka unu site nʼala Ijipt pụta, bụ ala ebe unu bụ ohu. 13 ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị, ka ị ga-atụ egwu, naanị ya ka ị ga-efe ofufe, ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi. 14 Unu agbasola chi ndị ọzọ, bụ chi ndị niile a gbara unu gburugburu na-efe. 15 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke unu, onye nọ nʼetiti unu, bụ Chineke ekworo. Ọ ga-eme ka iwe ya dị ọkụ megide unu, ọ ga-ekpochapụkwa unu site nʼelu ụwa. 16 Anwala ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke gị ọnwụnwa, dịka unu nwara ya na Masa. 17 Lezienụ anya hụ na unu debere iwu niile na ụkpụrụ niile, na ihe ama niile ONYENWE ANYỊ Chineke unu nyere unu. 18 Meenụ ihe ziri ezi, na nke dị mma nʼanya ONYENWE ANYỊ, ka ihe niile gaara unu nke ọma, ka unu nweekwa ike ịbanye, ma nweta ezi ala ahụ ONYENWE ANYỊ ji ịṅụ iyi kwee nna nna unu ha na nkwa. 19 Ka unu chụpụkwa ndị iro unu niile site nʼala ahụ, dịka ONYENWE ANYỊ nʼonwe ya kwuru. 20 Nʼoge na-abịa, mgbe nwa nwoke gị ga-ajụ gị sị, “Gịnị bụ isi ihe ama ndị a, na ụkpụrụ ndị a, na iwu ndị a ONYENWE ANYỊ Chineke anyị nyere unu?” 21 Ị ga-aza ya sị, “Anyị bụrị ndị ohu Fero nʼala Ijipt, ma site nʼike ya dị ukwuu, ONYENWE ANYỊ kpọpụtara anyị site nʼala Ijipt. 22 Nʼihu anyị, ONYENWE ANYỊ zipụrụ ọtụtụ ihe ịrịbama dị iche iche na ihe ebube dị iche iche, dị ukwuu jọọkwa njọ nʼahụ Ijipt na eze Fero nakwa ndị ụlọ ya niile. 23 Ma o mere ka anyị site nʼIjipt pụta, ịkpọbata na inye anyị ala ahụ o ji ịṅụ iyi kwee nna nna anyị ha na nkwa. 24 Nʼihi ya ka ONYENWE ANYỊ ji nye anyị iwu ka anyị debe ụkpụrụ ndị a niile, na-atụ ONYENWE ANYỊ Chineke anyị egwu, ka anyị bụrụ ndị ihe ga-agara nke ọma ụbọchị niile, ndị a na-edebe ndụ, dịka ọ dị taa. 25 Ọ bụrụ na anyị elezie anya debe iwu ndị a niile ONYENWE ANYỊ Chineke anyị nyere anyị, dịka o nyere anyị nʼiwu, anyị ga-abụ ndị na-ejegharị nʼezi omume.”
In Other Versions
Deuteronomy 6 in the ANGEFD
Deuteronomy 6 in the ANTPNG2D
Deuteronomy 6 in the AS21
Deuteronomy 6 in the BAGH
Deuteronomy 6 in the BBPNG
Deuteronomy 6 in the BBT1E
Deuteronomy 6 in the BDS
Deuteronomy 6 in the BEV
Deuteronomy 6 in the BHAD
Deuteronomy 6 in the BIB
Deuteronomy 6 in the BLPT
Deuteronomy 6 in the BNT
Deuteronomy 6 in the BNTABOOT
Deuteronomy 6 in the BNTLV
Deuteronomy 6 in the BOATCB
Deuteronomy 6 in the BOATCB2
Deuteronomy 6 in the BOBCV
Deuteronomy 6 in the BOCNT
Deuteronomy 6 in the BOECS
Deuteronomy 6 in the BOGWICC
Deuteronomy 6 in the BOHCB
Deuteronomy 6 in the BOHCV
Deuteronomy 6 in the BOHLNT
Deuteronomy 6 in the BOHNTLTAL
Deuteronomy 6 in the BOILNTAP
Deuteronomy 6 in the BOITCV
Deuteronomy 6 in the BOKCV
Deuteronomy 6 in the BOKCV2
Deuteronomy 6 in the BOKHWOG
Deuteronomy 6 in the BOKSSV
Deuteronomy 6 in the BOLCB
Deuteronomy 6 in the BOLCB2
Deuteronomy 6 in the BOMCV
Deuteronomy 6 in the BONAV
Deuteronomy 6 in the BONCB
Deuteronomy 6 in the BONLT
Deuteronomy 6 in the BONUT2
Deuteronomy 6 in the BOPLNT
Deuteronomy 6 in the BOSCB
Deuteronomy 6 in the BOSNC
Deuteronomy 6 in the BOTLNT
Deuteronomy 6 in the BOVCB
Deuteronomy 6 in the BOYCB
Deuteronomy 6 in the BPBB
Deuteronomy 6 in the BPH
Deuteronomy 6 in the BSB
Deuteronomy 6 in the CCB
Deuteronomy 6 in the CUV
Deuteronomy 6 in the CUVS
Deuteronomy 6 in the DBT
Deuteronomy 6 in the DGDNT
Deuteronomy 6 in the DHNT
Deuteronomy 6 in the DNT
Deuteronomy 6 in the ELBE
Deuteronomy 6 in the EMTV
Deuteronomy 6 in the ESV
Deuteronomy 6 in the FBV
Deuteronomy 6 in the FEB
Deuteronomy 6 in the GGMNT
Deuteronomy 6 in the GNT
Deuteronomy 6 in the HARY
Deuteronomy 6 in the HNT
Deuteronomy 6 in the IRVA
Deuteronomy 6 in the IRVB
Deuteronomy 6 in the IRVG
Deuteronomy 6 in the IRVH
Deuteronomy 6 in the IRVK
Deuteronomy 6 in the IRVM
Deuteronomy 6 in the IRVM2
Deuteronomy 6 in the IRVO
Deuteronomy 6 in the IRVP
Deuteronomy 6 in the IRVT
Deuteronomy 6 in the IRVT2
Deuteronomy 6 in the IRVU
Deuteronomy 6 in the ISVN
Deuteronomy 6 in the JSNT
Deuteronomy 6 in the KAPI
Deuteronomy 6 in the KBT1ETNIK
Deuteronomy 6 in the KBV
Deuteronomy 6 in the KJV
Deuteronomy 6 in the KNFD
Deuteronomy 6 in the LBA
Deuteronomy 6 in the LBLA
Deuteronomy 6 in the LNT
Deuteronomy 6 in the LSV
Deuteronomy 6 in the MAAL
Deuteronomy 6 in the MBV
Deuteronomy 6 in the MBV2
Deuteronomy 6 in the MHNT
Deuteronomy 6 in the MKNFD
Deuteronomy 6 in the MNG
Deuteronomy 6 in the MNT
Deuteronomy 6 in the MNT2
Deuteronomy 6 in the MRS1T
Deuteronomy 6 in the NAA
Deuteronomy 6 in the NASB
Deuteronomy 6 in the NBLA
Deuteronomy 6 in the NBS
Deuteronomy 6 in the NBVTP
Deuteronomy 6 in the NET2
Deuteronomy 6 in the NIV11
Deuteronomy 6 in the NNT
Deuteronomy 6 in the NNT2
Deuteronomy 6 in the NNT3
Deuteronomy 6 in the PDDPT
Deuteronomy 6 in the PFNT
Deuteronomy 6 in the RMNT
Deuteronomy 6 in the SBIAS
Deuteronomy 6 in the SBIBS
Deuteronomy 6 in the SBIBS2
Deuteronomy 6 in the SBICS
Deuteronomy 6 in the SBIDS
Deuteronomy 6 in the SBIGS
Deuteronomy 6 in the SBIHS
Deuteronomy 6 in the SBIIS
Deuteronomy 6 in the SBIIS2
Deuteronomy 6 in the SBIIS3
Deuteronomy 6 in the SBIKS
Deuteronomy 6 in the SBIKS2
Deuteronomy 6 in the SBIMS
Deuteronomy 6 in the SBIOS
Deuteronomy 6 in the SBIPS
Deuteronomy 6 in the SBISS
Deuteronomy 6 in the SBITS
Deuteronomy 6 in the SBITS2
Deuteronomy 6 in the SBITS3
Deuteronomy 6 in the SBITS4
Deuteronomy 6 in the SBIUS
Deuteronomy 6 in the SBIVS
Deuteronomy 6 in the SBT
Deuteronomy 6 in the SBT1E
Deuteronomy 6 in the SCHL
Deuteronomy 6 in the SNT
Deuteronomy 6 in the SUSU
Deuteronomy 6 in the SUSU2
Deuteronomy 6 in the SYNO
Deuteronomy 6 in the TBIAOTANT
Deuteronomy 6 in the TBT1E
Deuteronomy 6 in the TBT1E2
Deuteronomy 6 in the TFTIP
Deuteronomy 6 in the TFTU
Deuteronomy 6 in the TGNTATF3T
Deuteronomy 6 in the THAI
Deuteronomy 6 in the TNFD
Deuteronomy 6 in the TNT
Deuteronomy 6 in the TNTIK
Deuteronomy 6 in the TNTIL
Deuteronomy 6 in the TNTIN
Deuteronomy 6 in the TNTIP
Deuteronomy 6 in the TNTIZ
Deuteronomy 6 in the TOMA
Deuteronomy 6 in the TTENT
Deuteronomy 6 in the UBG
Deuteronomy 6 in the UGV
Deuteronomy 6 in the UGV2
Deuteronomy 6 in the UGV3
Deuteronomy 6 in the VBL
Deuteronomy 6 in the VDCC
Deuteronomy 6 in the YALU
Deuteronomy 6 in the YAPE
Deuteronomy 6 in the YBVTP
Deuteronomy 6 in the ZBP