Ecclesiastes 2 (BOICB)
1 Echere m nʼime obi m sị, Ugbu a, aga m eji ihe na-enye obi aṅụrị nwaa gị site otu a chọpụta ihe dị mma, ma nke a bụkwa ihe efu. 2 “Ọchị,” ka m sịrị na “ọ bụ ihe nzuzu. Ikpori ndụ, uru gịnị ka ọ bara?” 3 Echere m nʼobi ụtọ m ga-esite nʼịṅụ mmanya. Agbasokwara m ụzọ ibi ndụ nzuzu ma obi m nọ nnọọ na-edu m site nʼamamihe. Olileanya m bụ na m ga-esi otu a chọta ụzọ kachasị mma ndị mmadụ nwere ike iji bie mkpụmkpụ ndụ ha nʼụwa. 4 Arụpụtara m ọtụtụ ihe dị iche iche, ewuru m ụlọ nye onwe m ma nweekwa ubi vaịnị. 5 Ewuru m ubi a gbara ogige ebe izuike, ma kụọkwa osisi na-amị mkpụrụ dị iche iche nʼime ha, 6 wuore onwe m ọdọ mmiri ebe a ga-esi na-agba ubi m niile mmiri. 7 Agbatara m ndị ohu nwoke na nwanyị, nweekwa ndị ohu ọzọ a mụrụ nʼụlọ m. Enwekwara m ọtụtụ igwe ehi na anụ ụlọ karịa eze niile ndị bu m ụzọ chịa na Jerusalem. 8 Achịkọtara m ọlaọcha na ọlaedo nye onwe m, na akụnụba nke ọtụtụ ndị eze na-achị ala ha na-atụtara m. E nwetakwara m nye onwe m ndị ikom na ndị inyom ndị na-abụ abụ. Enwekwara ndị iko nwanyị nʼebe ọ bara ụba. Ihe ụtọ niile ndị na-amasị obi nwa mmadụ. 9 E, aghọrọ m onye dị ukwuu karịa eze niile ndị burula m ụzọ chịa na Jerusalem. Ma nʼime ihe ndị a niile, anya doro m, ihe niile ka m ji amamihe tulee. 10 Ihe ọbụla m chọrọ, ka m na-ewere;egbochighị m onwe m aṅụrị ọbụla.Obi m ṅụrịrị ọṅụ site nʼọrụ niile,nke a bụkwa oke m ketara na ndọgbu niile m dọgburu onwe m. 11 Mgbe m tulere ihe banyere ihe ndị a niile m tinyetụrụ aka,otu m si dọgbuo onwe m nʼọrụ banyere ha,mkpebi m bụ na ha niile bụ ihe efu, dịka ịchọ ijide ifufe.Nʼezie, ihe niile bụ ihe efu, ha abakwaghị uru. 12 Atụgharịrị m bido ịmụ ihe banyere amamihe,na ịyị ara na nzuzu.Olee ihe ọzọ nke onye ga-anọchi anya eze ga-eme,karịa ihe ndị ahụ e merela na mbụ? 13 Achọpụtara m na amamihe dị mma karịa nzuzu,dịka ìhè si dị mma karịa ọchịchịrị. 14 Nʼihi na onye maara ihe na-ahụ ụzọma isi kpuru onye nzuzu.Ma achọpụtakwara mna otu ihe ndaba na-adabara onye amamihe na onye nzuzu. 15 Agwara m onwe m okwu sị,“Dịka onye nzuzu ga-anwụ, otu ahụ kwa ka m ga-anwụ.Gịnị bụ uru amamihe m niile bara?”Ekwuru m nʼobi m sị,“Ihe a bụkwa ihe efu. 16 Nʼihi na onye maara ihe na onye nzuzu bụ ndị a na-agaghị echeta ihe banyere ogologo oge dị nʼihu.Nʼụbọchị ndị na-abịa nʼihu, a gaghị echeta ha.Onye amamihe na onye nzuzu aghaghị ịnwụ.” 17 Ya mere, akpọrọ m ịdị ndụ asị, nʼihi na ọrụ a na-arụ nʼokpuru anyanwụ wutere m. Ihe efu ka ọ bụ; ọ dị ka ịchụgharị ifufe. 18 Ihe niile m gbalịrị ịrụpụta ka m kpọrọ asị, nʼihi na amaara m na emesịa, aga m ahapụrụ ha onye ọzọ na-abịa nʼazụ m. 19 Onye maara ma ọ ga-abụ onye maara ihe ma ọ ga-abụkwanụ onye nzuzu? Ma ihe niile m ji amamihe ǹka m na ike m rụpụta nʼokpuru anyanwụ ga-abụ nke ya! Ihe a bụ ihe efu. 20 Ya mere, o wutere m nʼobi na m dọgburu onwe m nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ. 21 Nʼihi na mmadụ nwere ike jiri amamihe, na ihe ọmụma na ǹka dọgbuo onwe ya nʼọrụ, emesịa, ha ahapụrụ onye na-enweghị mgbe ọ rụrụ ọrụ ọbụla ihe ndị ahụ niile. Nke a bụkwa ihe efu, na oke ihe ndakwasị. 22 Gịnị bụ uru mmadụ na-enweta na ndọgbu niile ọ na-adọgbu onwe ya nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ? 23 Nʼihi nʼụbọchị ha niile jupụtara naanị nʼihe mgbu na iru ụjụ, ọ bụladị nʼabalị, obi ha anaghị ezu ike. Ihe ndị a bụkwa ihe efu. 24 Nʼihi ya, ekpebiri m na ọ dịghị ihe ọzọ ga-abara mmadụ uru karịakwa naanị ịnọdụ ala rie nri, ṅụọkwa ihe ma chọta ojuju afọ nʼọrụ ya. Achọpụtakwara m na ọ bụladị nke a si nʼaka Chineke. 25 Ọ dịghị onye pụrụ iri maọbụ ṅụọ ma o siteghị na Chineke? 26 Nʼihi na ndị na-eme ihe na-atọ ya ụtọ, ka Chineke na-enye amamihe na ihe ọmụma, na ọṅụ; ma ọ na-enye onye mmehie ọrụ ịkpakọta na ịchịkọba akụnụba nke ọ ga-enyefe nʼaka onye ahụ ihe ya dị Chineke mma. Nke a bụkwa ihe efu; ịchụso ifufe.
In Other Versions
Ecclesiastes 2 in the ANGEFD
Ecclesiastes 2 in the ANTPNG2D
Ecclesiastes 2 in the AS21
Ecclesiastes 2 in the BAGH
Ecclesiastes 2 in the BBPNG
Ecclesiastes 2 in the BBT1E
Ecclesiastes 2 in the BDS
Ecclesiastes 2 in the BEV
Ecclesiastes 2 in the BHAD
Ecclesiastes 2 in the BIB
Ecclesiastes 2 in the BLPT
Ecclesiastes 2 in the BNT
Ecclesiastes 2 in the BNTABOOT
Ecclesiastes 2 in the BNTLV
Ecclesiastes 2 in the BOATCB
Ecclesiastes 2 in the BOATCB2
Ecclesiastes 2 in the BOBCV
Ecclesiastes 2 in the BOCNT
Ecclesiastes 2 in the BOECS
Ecclesiastes 2 in the BOGWICC
Ecclesiastes 2 in the BOHCB
Ecclesiastes 2 in the BOHCV
Ecclesiastes 2 in the BOHLNT
Ecclesiastes 2 in the BOHNTLTAL
Ecclesiastes 2 in the BOILNTAP
Ecclesiastes 2 in the BOITCV
Ecclesiastes 2 in the BOKCV
Ecclesiastes 2 in the BOKCV2
Ecclesiastes 2 in the BOKHWOG
Ecclesiastes 2 in the BOKSSV
Ecclesiastes 2 in the BOLCB
Ecclesiastes 2 in the BOLCB2
Ecclesiastes 2 in the BOMCV
Ecclesiastes 2 in the BONAV
Ecclesiastes 2 in the BONCB
Ecclesiastes 2 in the BONLT
Ecclesiastes 2 in the BONUT2
Ecclesiastes 2 in the BOPLNT
Ecclesiastes 2 in the BOSCB
Ecclesiastes 2 in the BOSNC
Ecclesiastes 2 in the BOTLNT
Ecclesiastes 2 in the BOVCB
Ecclesiastes 2 in the BOYCB
Ecclesiastes 2 in the BPBB
Ecclesiastes 2 in the BPH
Ecclesiastes 2 in the BSB
Ecclesiastes 2 in the CCB
Ecclesiastes 2 in the CUV
Ecclesiastes 2 in the CUVS
Ecclesiastes 2 in the DBT
Ecclesiastes 2 in the DGDNT
Ecclesiastes 2 in the DHNT
Ecclesiastes 2 in the DNT
Ecclesiastes 2 in the ELBE
Ecclesiastes 2 in the EMTV
Ecclesiastes 2 in the ESV
Ecclesiastes 2 in the FBV
Ecclesiastes 2 in the FEB
Ecclesiastes 2 in the GGMNT
Ecclesiastes 2 in the GNT
Ecclesiastes 2 in the HARY
Ecclesiastes 2 in the HNT
Ecclesiastes 2 in the IRVA
Ecclesiastes 2 in the IRVB
Ecclesiastes 2 in the IRVG
Ecclesiastes 2 in the IRVH
Ecclesiastes 2 in the IRVK
Ecclesiastes 2 in the IRVM
Ecclesiastes 2 in the IRVM2
Ecclesiastes 2 in the IRVO
Ecclesiastes 2 in the IRVP
Ecclesiastes 2 in the IRVT
Ecclesiastes 2 in the IRVT2
Ecclesiastes 2 in the IRVU
Ecclesiastes 2 in the ISVN
Ecclesiastes 2 in the JSNT
Ecclesiastes 2 in the KAPI
Ecclesiastes 2 in the KBT1ETNIK
Ecclesiastes 2 in the KBV
Ecclesiastes 2 in the KJV
Ecclesiastes 2 in the KNFD
Ecclesiastes 2 in the LBA
Ecclesiastes 2 in the LBLA
Ecclesiastes 2 in the LNT
Ecclesiastes 2 in the LSV
Ecclesiastes 2 in the MAAL
Ecclesiastes 2 in the MBV
Ecclesiastes 2 in the MBV2
Ecclesiastes 2 in the MHNT
Ecclesiastes 2 in the MKNFD
Ecclesiastes 2 in the MNG
Ecclesiastes 2 in the MNT
Ecclesiastes 2 in the MNT2
Ecclesiastes 2 in the MRS1T
Ecclesiastes 2 in the NAA
Ecclesiastes 2 in the NASB
Ecclesiastes 2 in the NBLA
Ecclesiastes 2 in the NBS
Ecclesiastes 2 in the NBVTP
Ecclesiastes 2 in the NET2
Ecclesiastes 2 in the NIV11
Ecclesiastes 2 in the NNT
Ecclesiastes 2 in the NNT2
Ecclesiastes 2 in the NNT3
Ecclesiastes 2 in the PDDPT
Ecclesiastes 2 in the PFNT
Ecclesiastes 2 in the RMNT
Ecclesiastes 2 in the SBIAS
Ecclesiastes 2 in the SBIBS
Ecclesiastes 2 in the SBIBS2
Ecclesiastes 2 in the SBICS
Ecclesiastes 2 in the SBIDS
Ecclesiastes 2 in the SBIGS
Ecclesiastes 2 in the SBIHS
Ecclesiastes 2 in the SBIIS
Ecclesiastes 2 in the SBIIS2
Ecclesiastes 2 in the SBIIS3
Ecclesiastes 2 in the SBIKS
Ecclesiastes 2 in the SBIKS2
Ecclesiastes 2 in the SBIMS
Ecclesiastes 2 in the SBIOS
Ecclesiastes 2 in the SBIPS
Ecclesiastes 2 in the SBISS
Ecclesiastes 2 in the SBITS
Ecclesiastes 2 in the SBITS2
Ecclesiastes 2 in the SBITS3
Ecclesiastes 2 in the SBITS4
Ecclesiastes 2 in the SBIUS
Ecclesiastes 2 in the SBIVS
Ecclesiastes 2 in the SBT
Ecclesiastes 2 in the SBT1E
Ecclesiastes 2 in the SCHL
Ecclesiastes 2 in the SNT
Ecclesiastes 2 in the SUSU
Ecclesiastes 2 in the SUSU2
Ecclesiastes 2 in the SYNO
Ecclesiastes 2 in the TBIAOTANT
Ecclesiastes 2 in the TBT1E
Ecclesiastes 2 in the TBT1E2
Ecclesiastes 2 in the TFTIP
Ecclesiastes 2 in the TFTU
Ecclesiastes 2 in the TGNTATF3T
Ecclesiastes 2 in the THAI
Ecclesiastes 2 in the TNFD
Ecclesiastes 2 in the TNT
Ecclesiastes 2 in the TNTIK
Ecclesiastes 2 in the TNTIL
Ecclesiastes 2 in the TNTIN
Ecclesiastes 2 in the TNTIP
Ecclesiastes 2 in the TNTIZ
Ecclesiastes 2 in the TOMA
Ecclesiastes 2 in the TTENT
Ecclesiastes 2 in the UBG
Ecclesiastes 2 in the UGV
Ecclesiastes 2 in the UGV2
Ecclesiastes 2 in the UGV3
Ecclesiastes 2 in the VBL
Ecclesiastes 2 in the VDCC
Ecclesiastes 2 in the YALU
Ecclesiastes 2 in the YAPE
Ecclesiastes 2 in the YBVTP
Ecclesiastes 2 in the ZBP