Galatians 5 (BOICB)

1 Kraịst emeela ka anyị pụọ nʼohu, nʼihi anyị inwere onwe anyị. Ya mere, gbalịanụ ịhụ na unu e nyeghị onwe unu nʼọnọdụ ohu ọzọ. 2 Geenụ m ntị, mụ onwe m bụ Pọl na-agwa unu nke a. Ọ bụrụ na unu anabata obibi ugwu, Kraịst agaghị abara unu uru ọbụla. 3 Ka m kwuokwa ya ọzọ, onye ọbụla kweere ka e bie ya ugwu ji ụgwọ idebezu iwu niile ahụ. 4 E kewapụla unu nʼebe Kraịst nọ, unu ndị a ga-agụnye na ndị ezi omume site nʼiwu. Unu adapụla nʼamara ya. 5 Nʼihi na anyị onwe anyị nwere olileanya na site nʼike nke Mmụọ Nsọ, a ga-agụ anyị na ndị ezi omume site nʼokwukwe anyị. 6 Nʼihi nʼime Kraịst Jisọs, obibi ugwu maọbụ ebighị ugwu abaghị uru. Ihe dị mkpa bụ okwukwe nke na-egosi onwe ya site nʼịhụnanya. 7 Unu na-agbabu ọsọ nke ọma, onye gbochiri unu ikwenyere eziokwu ahụ? 8 Ụdị nkwagide ahụ esiteghị nʼebe Onye ahụ kpọrọ unu bịa. 9 Nwantịntị ihe na-eko achịcha na-eme ka ogbe ụtụ ọka a gwọrọ agwọ koo. 10 Enwere m ntụkwasị obi nʼime Onyenwe anyị na unu agaghị eche echiche nʼụdị a ọzọ, ma ikpe ọmụma ga-adịrị onye ọbụla na-eduhie unu ọzọ. 11 Ụmụnna m, ọ bụrụ nʼezie na m na-ekwusa mkpa obibi ugwu dị, gịnị mere e ji nọgide na-akpagbu m? Ọ bụrụ na m mee otu ahụ, ewepụla m ihe ọdachi ahụ dị nʼobe. 12 Ọ gaara atọ m ụtọ ma ọ bụrụ na ndị ahụ na-esogbu unu ga-eme onwe ha ndị onozi. 13 Nʼihi na e meela ka unu nwere onwe unu, ụmụnna m, ma unu ekwela ka mnwere onwe unu bụrụ ohere nye anụ ahụ unu, kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu odibo. 14 Nʼihi na ọ bụrụ na a chịkọta iwu niile nʼotu, ihe iwu niile na-ekwu bụ nke a, “Na-ahụnụ ndị ọzọ nʼanya dịka unu si hụ onwe unu nʼanya.” 15 Ọ bụrụ na unu na-akọcha ibe unu, na-eji ọnụ unu na-ekwutọ ha, kpacharanụ anya ka unu hapụ ịla onwe unu nʼiyi. 16 Ana m agwa unu nke a: na-adịnụ ndụ nke Mmụọ Nsọ na-achị, unu anọkwala nʼọchịchọ nke anụ ahụ. 17 Nʼihi na ihe anụ ahụ chọrọ dị iche nʼihe Mmụọ Nsọ chọrọ. Ihe Mmụọ Nsọ chọrọ dịkwa iche nʼihe anụ ahụ chọrọ. Ịgba mgba dị nʼetiti ha na-eme ka ị hapụ inwe ike mee ihe ị chọrọ ime. 18 Ma ọ bụrụ na Mmụọ Nsọ na-edu unu, unu anọkwaghị nʼokpuru iwu. 19 Ugbu a, ọrụ nke anụ ahụ pụtara ihe: ịkwa iko, adịghị ọcha na agụụ ịkwa iko. 20 Ikpere arụsị, iri amụsụ, ibu iro nʼobi, na ịlụ ọgụ, ekworo na iwe, ịkpa iche iche, nkewa, ịhọ otu. 21 Ịkpọ asị, igbu ọchụ, ịṅụbiga mmanya oke, oke oriri na ihe ndị ọzọ yiri ha. Ana m adọ unu aka na ntị dịka m gwara unu nʼoge gara aga, ndị na-eme ihe dị otu a agaghị abanye nʼalaeze Chineke. 22 Ma mkpụrụ nke Mmụọ Nsọ bụ, ndụ ịhụnanya, na ọṅụ, na udo, na ogologo ntachiobi, na obiọma, na ịdị mma, na ikwesi ntụkwasị obi, 23 ịdị nwayọọ, na ijide onwe. Ọ dịkwaghị iwu na-emegide ihe ndị a. 24 Ma ndị niile bụ ndị Kraịst Jisọs akpọgidela anụ ahụ ha, ya na ọchịchọ ha nʼelu obe. 25 Ọ bụrụ na anyị na-ebi ndụ mmụọ, ka nzọ ụkwụ anyị bụrụ nke mmụọ na-eduzi. 26 Ka anyị ghara ịbụ ndị mpako si otu a na-akpali iwe na ekworo nʼetiti anyị.

In Other Versions

Galatians 5 in the ANGEFD

Galatians 5 in the ANTPNG2D

Galatians 5 in the AS21

Galatians 5 in the BAGH

Galatians 5 in the BBPNG

Galatians 5 in the BBT1E

Galatians 5 in the BDS

Galatians 5 in the BEV

Galatians 5 in the BHAD

Galatians 5 in the BIB

Galatians 5 in the BLPT

Galatians 5 in the BNT

Galatians 5 in the BNTABOOT

Galatians 5 in the BNTLV

Galatians 5 in the BOATCB

Galatians 5 in the BOATCB2

Galatians 5 in the BOBCV

Galatians 5 in the BOCNT

Galatians 5 in the BOECS

Galatians 5 in the BOGWICC

Galatians 5 in the BOHCB

Galatians 5 in the BOHCV

Galatians 5 in the BOHLNT

Galatians 5 in the BOHNTLTAL

Galatians 5 in the BOILNTAP

Galatians 5 in the BOITCV

Galatians 5 in the BOKCV

Galatians 5 in the BOKCV2

Galatians 5 in the BOKHWOG

Galatians 5 in the BOKSSV

Galatians 5 in the BOLCB

Galatians 5 in the BOLCB2

Galatians 5 in the BOMCV

Galatians 5 in the BONAV

Galatians 5 in the BONCB

Galatians 5 in the BONLT

Galatians 5 in the BONUT2

Galatians 5 in the BOPLNT

Galatians 5 in the BOSCB

Galatians 5 in the BOSNC

Galatians 5 in the BOTLNT

Galatians 5 in the BOVCB

Galatians 5 in the BOYCB

Galatians 5 in the BPBB

Galatians 5 in the BPH

Galatians 5 in the BSB

Galatians 5 in the CCB

Galatians 5 in the CUV

Galatians 5 in the CUVS

Galatians 5 in the DBT

Galatians 5 in the DGDNT

Galatians 5 in the DHNT

Galatians 5 in the DNT

Galatians 5 in the ELBE

Galatians 5 in the EMTV

Galatians 5 in the ESV

Galatians 5 in the FBV

Galatians 5 in the FEB

Galatians 5 in the GGMNT

Galatians 5 in the GNT

Galatians 5 in the HARY

Galatians 5 in the HNT

Galatians 5 in the IRVA

Galatians 5 in the IRVB

Galatians 5 in the IRVG

Galatians 5 in the IRVH

Galatians 5 in the IRVK

Galatians 5 in the IRVM

Galatians 5 in the IRVM2

Galatians 5 in the IRVO

Galatians 5 in the IRVP

Galatians 5 in the IRVT

Galatians 5 in the IRVT2

Galatians 5 in the IRVU

Galatians 5 in the ISVN

Galatians 5 in the JSNT

Galatians 5 in the KAPI

Galatians 5 in the KBT1ETNIK

Galatians 5 in the KBV

Galatians 5 in the KJV

Galatians 5 in the KNFD

Galatians 5 in the LBA

Galatians 5 in the LBLA

Galatians 5 in the LNT

Galatians 5 in the LSV

Galatians 5 in the MAAL

Galatians 5 in the MBV

Galatians 5 in the MBV2

Galatians 5 in the MHNT

Galatians 5 in the MKNFD

Galatians 5 in the MNG

Galatians 5 in the MNT

Galatians 5 in the MNT2

Galatians 5 in the MRS1T

Galatians 5 in the NAA

Galatians 5 in the NASB

Galatians 5 in the NBLA

Galatians 5 in the NBS

Galatians 5 in the NBVTP

Galatians 5 in the NET2

Galatians 5 in the NIV11

Galatians 5 in the NNT

Galatians 5 in the NNT2

Galatians 5 in the NNT3

Galatians 5 in the PDDPT

Galatians 5 in the PFNT

Galatians 5 in the RMNT

Galatians 5 in the SBIAS

Galatians 5 in the SBIBS

Galatians 5 in the SBIBS2

Galatians 5 in the SBICS

Galatians 5 in the SBIDS

Galatians 5 in the SBIGS

Galatians 5 in the SBIHS

Galatians 5 in the SBIIS

Galatians 5 in the SBIIS2

Galatians 5 in the SBIIS3

Galatians 5 in the SBIKS

Galatians 5 in the SBIKS2

Galatians 5 in the SBIMS

Galatians 5 in the SBIOS

Galatians 5 in the SBIPS

Galatians 5 in the SBISS

Galatians 5 in the SBITS

Galatians 5 in the SBITS2

Galatians 5 in the SBITS3

Galatians 5 in the SBITS4

Galatians 5 in the SBIUS

Galatians 5 in the SBIVS

Galatians 5 in the SBT

Galatians 5 in the SBT1E

Galatians 5 in the SCHL

Galatians 5 in the SNT

Galatians 5 in the SUSU

Galatians 5 in the SUSU2

Galatians 5 in the SYNO

Galatians 5 in the TBIAOTANT

Galatians 5 in the TBT1E

Galatians 5 in the TBT1E2

Galatians 5 in the TFTIP

Galatians 5 in the TFTU

Galatians 5 in the TGNTATF3T

Galatians 5 in the THAI

Galatians 5 in the TNFD

Galatians 5 in the TNT

Galatians 5 in the TNTIK

Galatians 5 in the TNTIL

Galatians 5 in the TNTIN

Galatians 5 in the TNTIP

Galatians 5 in the TNTIZ

Galatians 5 in the TOMA

Galatians 5 in the TTENT

Galatians 5 in the UBG

Galatians 5 in the UGV

Galatians 5 in the UGV2

Galatians 5 in the UGV3

Galatians 5 in the VBL

Galatians 5 in the VDCC

Galatians 5 in the YALU

Galatians 5 in the YAPE

Galatians 5 in the YBVTP

Galatians 5 in the ZBP