Hosea 5 (BOICB)
1 “Nụrụnụ nke a, unu ndị nchụaja!Geenụ ntị, unu ụlọ Izrel!Geenụ ntị, unu ndị ezinaụlọ eze.Nʼihi na ọ bụ unu ka ikpe ahụ gbasara.Nʼihi na unu abụrụla ihe ị maa nʼọnya na Mizpa,na ụgbụ agbasara nʼelu Taboa. 2 Ndị nnupu isi ahụ abamiela ime nʼigbu mmadụ,aga m ata ha niile ahụhụ. 3 Amaara m ihe niile gbasara Ifrem,ọ dịkwaghị ihe zoro ezo banyere Izrel nʼebe m nọ.Gị Ifrem, ugbu a ị gbawala akwụna;gị Izrel, emerụọkwala gị. 4 “Omume ha agaghị ekweka ha laghachikwute Chineke ha,nʼihi na mmụọ nke ịkwa iko ewerela ute biri nʼime ha,ha amaghịkwa ONYENWE ANYỊ. 5 Mpako niile nke Izrel na-agba ama megide ha,Ọ bụladị Izrel na Ifrem na-asọ ngọngọ nʼime mmehie ha,Juda, nʼonwe ya, soo ha na-asọ ngọngọ. 6 Mgbe ha ga-eji igwe ewu na atụrụ ha na igwe ehi ha,gaa ịchọ ONYENWE ANYỊ,ha agaghị achọta ya.Nʼihi na o sitela nʼebe ha nọ wezuga onwe ya. 7 Ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye ONYENWE ANYỊ.Ha mụrụ ụmụ a kwatara nʼiko.Ugbu a, mmemme ọnwa ọhụrụ haga-eripịa ha na ala ubi ha. 8 “Fụọ opi ike na Gibea,fụkwaa mpi anụ na Rema.Tie mkpu agha na Bet-Aven.Lee anya nʼazụ gị, Benjamin. 9 A ga-ebibi Ifrem kpamkpamnʼụbọchị ahụ m ga-ata ha ahụhụ.Nʼetiti ebo nke Izrel niile,ka m na-ekwusa ka amara na ọ bụ okwu kwesiri ntụkwasị obi. 10 Ndị ndu Juda adịla ka ndị ahụna-ewezuga oke ala,aga m awụkwasị ha iwe mdịka uju mmiri ozuzo. 11 Ifrem bụ onye a na-emegbu emegbu,onye e ji ike na-azọpịa,nʼihi na ọ kpacha anya na-achụso ihe efu. 12 Adị m ka nla nye Ifrem,dịkwa ka ihe na-eweta ire ure dịịrị ndị Juda. 13 “Mgbe Ifrem hụrụ ụdị ọrịa ọ na-arịa,Juda ahụkwa ọnya dị ya nʼahụ,mgbe ahụ Ifrem gakwuru ndị Asịrịa,ma zigakwara eze ukwu ahụ ozi.Ma ọ pụghị ịgwọ gị,maọbụ gwọọ ọnya gị niile. 14 Nʼihi na-aga m adị ka ọdụm nye Ifremdịkwa ka nwa ọdụm nye Juda.Aga m adọkasị anụ ahụ ha ma hapụ ha pụọ.Aga m ebupụ ha pụọ, na-enweghị onye ga-abịa ịzọpụta ha. 15 Aga m alaghachi azụ nʼọnọdụ m,ruo mgbe ha kweere na ikpe mara ha,ma chọọ ihu m;nʼọnọdụ mmekpa ahụ ha,ha ga-achọsi m ike.”
In Other Versions
Hosea 5 in the ANGEFD
Hosea 5 in the ANTPNG2D
Hosea 5 in the AS21
Hosea 5 in the BAGH
Hosea 5 in the BBPNG
Hosea 5 in the BBT1E
Hosea 5 in the BDS
Hosea 5 in the BEV
Hosea 5 in the BHAD
Hosea 5 in the BIB
Hosea 5 in the BLPT
Hosea 5 in the BNT
Hosea 5 in the BNTABOOT
Hosea 5 in the BNTLV
Hosea 5 in the BOATCB
Hosea 5 in the BOATCB2
Hosea 5 in the BOBCV
Hosea 5 in the BOCNT
Hosea 5 in the BOECS
Hosea 5 in the BOGWICC
Hosea 5 in the BOHCB
Hosea 5 in the BOHCV
Hosea 5 in the BOHLNT
Hosea 5 in the BOHNTLTAL
Hosea 5 in the BOILNTAP
Hosea 5 in the BOITCV
Hosea 5 in the BOKCV
Hosea 5 in the BOKCV2
Hosea 5 in the BOKHWOG
Hosea 5 in the BOKSSV
Hosea 5 in the BOLCB
Hosea 5 in the BOLCB2
Hosea 5 in the BOMCV
Hosea 5 in the BONAV
Hosea 5 in the BONCB
Hosea 5 in the BONLT
Hosea 5 in the BONUT2
Hosea 5 in the BOPLNT
Hosea 5 in the BOSCB
Hosea 5 in the BOSNC
Hosea 5 in the BOTLNT
Hosea 5 in the BOVCB
Hosea 5 in the BOYCB
Hosea 5 in the BPBB
Hosea 5 in the BPH
Hosea 5 in the BSB
Hosea 5 in the CCB
Hosea 5 in the CUV
Hosea 5 in the CUVS
Hosea 5 in the DBT
Hosea 5 in the DGDNT
Hosea 5 in the DHNT
Hosea 5 in the DNT
Hosea 5 in the ELBE
Hosea 5 in the EMTV
Hosea 5 in the ESV
Hosea 5 in the FBV
Hosea 5 in the FEB
Hosea 5 in the GGMNT
Hosea 5 in the GNT
Hosea 5 in the HARY
Hosea 5 in the HNT
Hosea 5 in the IRVA
Hosea 5 in the IRVB
Hosea 5 in the IRVG
Hosea 5 in the IRVH
Hosea 5 in the IRVK
Hosea 5 in the IRVM
Hosea 5 in the IRVM2
Hosea 5 in the IRVO
Hosea 5 in the IRVP
Hosea 5 in the IRVT
Hosea 5 in the IRVT2
Hosea 5 in the IRVU
Hosea 5 in the ISVN
Hosea 5 in the JSNT
Hosea 5 in the KAPI
Hosea 5 in the KBT1ETNIK
Hosea 5 in the KBV
Hosea 5 in the KJV
Hosea 5 in the KNFD
Hosea 5 in the LBA
Hosea 5 in the LBLA
Hosea 5 in the LNT
Hosea 5 in the LSV
Hosea 5 in the MAAL
Hosea 5 in the MBV
Hosea 5 in the MBV2
Hosea 5 in the MHNT
Hosea 5 in the MKNFD
Hosea 5 in the MNG
Hosea 5 in the MNT
Hosea 5 in the MNT2
Hosea 5 in the MRS1T
Hosea 5 in the NAA
Hosea 5 in the NASB
Hosea 5 in the NBLA
Hosea 5 in the NBS
Hosea 5 in the NBVTP
Hosea 5 in the NET2
Hosea 5 in the NIV11
Hosea 5 in the NNT
Hosea 5 in the NNT2
Hosea 5 in the NNT3
Hosea 5 in the PDDPT
Hosea 5 in the PFNT
Hosea 5 in the RMNT
Hosea 5 in the SBIAS
Hosea 5 in the SBIBS
Hosea 5 in the SBIBS2
Hosea 5 in the SBICS
Hosea 5 in the SBIDS
Hosea 5 in the SBIGS
Hosea 5 in the SBIHS
Hosea 5 in the SBIIS
Hosea 5 in the SBIIS2
Hosea 5 in the SBIIS3
Hosea 5 in the SBIKS
Hosea 5 in the SBIKS2
Hosea 5 in the SBIMS
Hosea 5 in the SBIOS
Hosea 5 in the SBIPS
Hosea 5 in the SBISS
Hosea 5 in the SBITS
Hosea 5 in the SBITS2
Hosea 5 in the SBITS3
Hosea 5 in the SBITS4
Hosea 5 in the SBIUS
Hosea 5 in the SBIVS
Hosea 5 in the SBT
Hosea 5 in the SBT1E
Hosea 5 in the SCHL
Hosea 5 in the SNT
Hosea 5 in the SUSU
Hosea 5 in the SUSU2
Hosea 5 in the SYNO
Hosea 5 in the TBIAOTANT
Hosea 5 in the TBT1E
Hosea 5 in the TBT1E2
Hosea 5 in the TFTIP
Hosea 5 in the TFTU
Hosea 5 in the TGNTATF3T
Hosea 5 in the THAI
Hosea 5 in the TNFD
Hosea 5 in the TNT
Hosea 5 in the TNTIK
Hosea 5 in the TNTIL
Hosea 5 in the TNTIN
Hosea 5 in the TNTIP
Hosea 5 in the TNTIZ
Hosea 5 in the TOMA
Hosea 5 in the TTENT
Hosea 5 in the UBG
Hosea 5 in the UGV
Hosea 5 in the UGV2
Hosea 5 in the UGV3
Hosea 5 in the VBL
Hosea 5 in the VDCC
Hosea 5 in the YALU
Hosea 5 in the YAPE
Hosea 5 in the YBVTP
Hosea 5 in the ZBP