Jeremiah 1 (BOICB)
1 Ndị a bụ okwu Jeremaya nwa Hilkaya, bụ otu onye nʼime ndị nchụaja, nọ nʼAnatot nke dị nʼala Benjamin. 2 Onye okwu nke ONYENWE ANYỊ bịakwutere nʼafọ nke iri na atọ nʼoge ọchịchị Amọn, eze Juda bụ nwa Josaya. 3 Ozi ndị ọzọ rukwara ya ntị nʼoge Jehoiakim nwa Josaya, bụ eze Juda, ruokwa nʼọnwa nke ise nʼafọ nke iri na otu nke Zedekaya nwa Josaya, bụ eze Juda kwụsịrị, mgbe a dọkpụụrụ ndị Jerusalem nʼagha buru ha ka ha gaa biri na mba ọzọ. 4 Okwu ONYENWE ANYỊ bịakwutere m, na-asị, 5 “Amaara m gị tupu a tụrụ ime gị,tupu a mụọ gị, edoro m gị nsọ,ahọpụtakwara m gị dịka onye amụma nye mba niile.” 6 Asịrị m, “Ewoo, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ. Lee, amaghị m ekwu okwu. Abụ m naanị nwantakịrị.” 7 Ma ONYENWE ANYỊ sịrị m, “Asịkwala ‘Abụ m naanị nwantakịrị,’ nʼihi na ị ga-agakwuru onye ọbụla m zigara gị, ị ga-ekwukwa ihe niile m nyere gị nʼiwu. 8 Atụkwala egwu nʼihi ha, nʼihi na mụ onwe nọnyere gị ịnapụta gị,” ọ bụ ihe ONYENWE ANYỊ kwupụtara. 9 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ setịpụrụ aka ya metụ m nʼọnụ, sị m, “Lee, ewerela m okwu m tinye gị nʼọnụ. 10 Lee, taa, ana m eme gị onye nlekọta mba dị iche iche na alaeze niile, ihopu na ikwada, ịla nʼiyi na ịtịkpọkwa ha, i wulite ma kụọkwa.” 11 Mgbe ahụ, okwu nke ONYENWE ANYỊ bịakwutere m, na-asị, “Jeremaya, gịnị ka ị na-ahụ?”Azara m sị, “Ana m ahụ otu alaka osisi alụmọnd.” 12 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ sịrị m, “Ị hụrụ nke ọma, nʼihi na m na-eche okwu ọnụ ịhụ m na m mezuru ha.” 13 Okwu ONYENWE ANYỊ bịakwutere m nke ugboro abụọ na-asị, “Gịnị ka ị na-ahụ?”A sịrị m, “Ana m ahụ ite mmiri ọkụ, nke na-agbọ agbọ, nke e mere ka o hulata chee ọnụ ya na ndịda.” 14 ONYENWE ANYỊ sịrị m, “Ihe egwu ga-esite nʼugwu bịakwasị ndị niile bi nʼala a. 15 Ma ugbu a, ana m akpọku ndị niile bi nʼalaeze dị nʼugwu,” otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri ya.“Ndị eze ha ga-abịa doo ocheeze hanʼọnụ ụzọ ama e si abata Jerusalem,imegide ogologo mgbidi nke obodo ahụ gburugburu,na imegidekwa obodo niile nke Juda. 16 Aga m ekwupụta ikpe niile m megide ha,nʼihi ajọ omume ha niile nʼịgbakụta m azụ,na isure ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nye chi ndị ọzọ,nakwa ịkpọ isiala nye ihe ndị ahụ niile ha ji aka ha kpụọ. 17 “Bilie ọtọ, jikere onwe gị, ka ị pụọ gaa gwa ha ihe ọbụla m nyere gị nʼiwu. Atụkwala ụjọ ha, ma ọ bụghị ya, aga m emenye gị egwu nʼihu ha. 18 Nʼihi na lee, site taa gaa nʼihu emeela m gị ka ị dịrị ka obodo e wusiri ike. Ị dịkwa ka mgbidi e ji igwe kpụọ, na dịka ibo e ji ọla dị arọ kpụọ, iguzogide ala ahụ niile. Iguzogide ndị eze Juda niile, ndịisi ala Juda niile, na ndị nchụaja niile, na ndị mmadụ ọzọ. 19 Ha ga-agbalị ka ha megide gị, ma ha agaghị emeri gị. Nʼihi na mụ onwe m nọnyeere gị, aga m anapụtakwa gị.” Otu ka ONYENWE ANYỊ kwubiri ya.
In Other Versions
Jeremiah 1 in the ANGEFD
Jeremiah 1 in the ANTPNG2D
Jeremiah 1 in the AS21
Jeremiah 1 in the BAGH
Jeremiah 1 in the BBPNG
Jeremiah 1 in the BBT1E
Jeremiah 1 in the BDS
Jeremiah 1 in the BEV
Jeremiah 1 in the BHAD
Jeremiah 1 in the BIB
Jeremiah 1 in the BLPT
Jeremiah 1 in the BNT
Jeremiah 1 in the BNTABOOT
Jeremiah 1 in the BNTLV
Jeremiah 1 in the BOATCB
Jeremiah 1 in the BOATCB2
Jeremiah 1 in the BOBCV
Jeremiah 1 in the BOCNT
Jeremiah 1 in the BOECS
Jeremiah 1 in the BOGWICC
Jeremiah 1 in the BOHCB
Jeremiah 1 in the BOHCV
Jeremiah 1 in the BOHLNT
Jeremiah 1 in the BOHNTLTAL
Jeremiah 1 in the BOILNTAP
Jeremiah 1 in the BOITCV
Jeremiah 1 in the BOKCV
Jeremiah 1 in the BOKCV2
Jeremiah 1 in the BOKHWOG
Jeremiah 1 in the BOKSSV
Jeremiah 1 in the BOLCB
Jeremiah 1 in the BOLCB2
Jeremiah 1 in the BOMCV
Jeremiah 1 in the BONAV
Jeremiah 1 in the BONCB
Jeremiah 1 in the BONLT
Jeremiah 1 in the BONUT2
Jeremiah 1 in the BOPLNT
Jeremiah 1 in the BOSCB
Jeremiah 1 in the BOSNC
Jeremiah 1 in the BOTLNT
Jeremiah 1 in the BOVCB
Jeremiah 1 in the BOYCB
Jeremiah 1 in the BPBB
Jeremiah 1 in the BPH
Jeremiah 1 in the BSB
Jeremiah 1 in the CCB
Jeremiah 1 in the CUV
Jeremiah 1 in the CUVS
Jeremiah 1 in the DBT
Jeremiah 1 in the DGDNT
Jeremiah 1 in the DHNT
Jeremiah 1 in the DNT
Jeremiah 1 in the ELBE
Jeremiah 1 in the EMTV
Jeremiah 1 in the ESV
Jeremiah 1 in the FBV
Jeremiah 1 in the FEB
Jeremiah 1 in the GGMNT
Jeremiah 1 in the GNT
Jeremiah 1 in the HARY
Jeremiah 1 in the HNT
Jeremiah 1 in the IRVA
Jeremiah 1 in the IRVB
Jeremiah 1 in the IRVG
Jeremiah 1 in the IRVH
Jeremiah 1 in the IRVK
Jeremiah 1 in the IRVM
Jeremiah 1 in the IRVM2
Jeremiah 1 in the IRVO
Jeremiah 1 in the IRVP
Jeremiah 1 in the IRVT
Jeremiah 1 in the IRVT2
Jeremiah 1 in the IRVU
Jeremiah 1 in the ISVN
Jeremiah 1 in the JSNT
Jeremiah 1 in the KAPI
Jeremiah 1 in the KBT1ETNIK
Jeremiah 1 in the KBV
Jeremiah 1 in the KJV
Jeremiah 1 in the KNFD
Jeremiah 1 in the LBA
Jeremiah 1 in the LBLA
Jeremiah 1 in the LNT
Jeremiah 1 in the LSV
Jeremiah 1 in the MAAL
Jeremiah 1 in the MBV
Jeremiah 1 in the MBV2
Jeremiah 1 in the MHNT
Jeremiah 1 in the MKNFD
Jeremiah 1 in the MNG
Jeremiah 1 in the MNT
Jeremiah 1 in the MNT2
Jeremiah 1 in the MRS1T
Jeremiah 1 in the NAA
Jeremiah 1 in the NASB
Jeremiah 1 in the NBLA
Jeremiah 1 in the NBS
Jeremiah 1 in the NBVTP
Jeremiah 1 in the NET2
Jeremiah 1 in the NIV11
Jeremiah 1 in the NNT
Jeremiah 1 in the NNT2
Jeremiah 1 in the NNT3
Jeremiah 1 in the PDDPT
Jeremiah 1 in the PFNT
Jeremiah 1 in the RMNT
Jeremiah 1 in the SBIAS
Jeremiah 1 in the SBIBS
Jeremiah 1 in the SBIBS2
Jeremiah 1 in the SBICS
Jeremiah 1 in the SBIDS
Jeremiah 1 in the SBIGS
Jeremiah 1 in the SBIHS
Jeremiah 1 in the SBIIS
Jeremiah 1 in the SBIIS2
Jeremiah 1 in the SBIIS3
Jeremiah 1 in the SBIKS
Jeremiah 1 in the SBIKS2
Jeremiah 1 in the SBIMS
Jeremiah 1 in the SBIOS
Jeremiah 1 in the SBIPS
Jeremiah 1 in the SBISS
Jeremiah 1 in the SBITS
Jeremiah 1 in the SBITS2
Jeremiah 1 in the SBITS3
Jeremiah 1 in the SBITS4
Jeremiah 1 in the SBIUS
Jeremiah 1 in the SBIVS
Jeremiah 1 in the SBT
Jeremiah 1 in the SBT1E
Jeremiah 1 in the SCHL
Jeremiah 1 in the SNT
Jeremiah 1 in the SUSU
Jeremiah 1 in the SUSU2
Jeremiah 1 in the SYNO
Jeremiah 1 in the TBIAOTANT
Jeremiah 1 in the TBT1E
Jeremiah 1 in the TBT1E2
Jeremiah 1 in the TFTIP
Jeremiah 1 in the TFTU
Jeremiah 1 in the TGNTATF3T
Jeremiah 1 in the THAI
Jeremiah 1 in the TNFD
Jeremiah 1 in the TNT
Jeremiah 1 in the TNTIK
Jeremiah 1 in the TNTIL
Jeremiah 1 in the TNTIN
Jeremiah 1 in the TNTIP
Jeremiah 1 in the TNTIZ
Jeremiah 1 in the TOMA
Jeremiah 1 in the TTENT
Jeremiah 1 in the UBG
Jeremiah 1 in the UGV
Jeremiah 1 in the UGV2
Jeremiah 1 in the UGV3
Jeremiah 1 in the VBL
Jeremiah 1 in the VDCC
Jeremiah 1 in the YALU
Jeremiah 1 in the YAPE
Jeremiah 1 in the YBVTP
Jeremiah 1 in the ZBP