Job 5 (BOICB)
1 “Kpọọ oku ma ị chọọ, ma onyekwanụ ga-aza gị?Ole ndị dị nsọ ị ga-agbakwuru? 2 Oke iwe na-egbu onye nzuzu,ekworo na-egbu onye na-enweghị uche. 3 Mụ onwe m ahụla onye nzuzu ka ọ na-agba mgbọrọgwụ,mana mberede, abụrụ ụlọ ya ọnụ. 4 Ụmụ ya na-anọpụ anya site nʼebe nchebe dị,a na-azọpịa ha nʼọnụ ụzọ ama, ọ dịkwaghị onye na-anapụta ha. 5 Onye agụụ na-agụ na-eripịa ihe o wetara nʼubi;ọ na-ewere ihe ubi ndị a ọ bụladị site nʼetiti ogwu;akụnụba ya ka onye akpịrị na-akpọ nkụ ga-achụso. 6 Nʼihi na ọnọdụ ọjọọ adịghị esite nʼala pupụta,ma ọ bụkwanụ nsogbu adịghịkwa esite nʼala walite. 7 Kama, a mụrụ mmadụ nye nsogbu,dịka ire ọkụ si esite nʼọkụ a kwanyere na-amali elu. 8 “Ma ọ bụrụ na m bụ gị, m ga-ekpesara Chineke;ya ka m ga-akọsara ihe niile. 9 Nʼihi na Chineke na-arụ ọrụ ịtụnanya karịrị nghọta,ọrụ ebube nke a na-apụghị ịgụta ọnụ. 10 Ọ bụ ya na-enye elu ụwa mmiri ozuzo,ma na-ezigakwa mmiri nʼubi niile. 11 Ọ na-ebuli ndị dị ala elu,na-emekwa ka ndị na-eru ụjụ nọ nʼebe a na-echebe ha. 12 Ọ na-emebi nzube niile nke ndị aghụghọ,ka aka ha ghara imezu ihe ha zubere. 13 Ọ na-ejide ndị oke amamihe nʼaghụghọ ha niile,mee ka atụmatụ ndị aghụghọ bụrụ ihe e kpochapụrụ. 14 Ọchịchịrị na-abịakwasị ha nʼoge ehihie,nʼetiti ehihie ha na-asọ ìsì dịka ndị nọ nʼọchịchịrị nke abalị; 15 Ọ na-azọpụta ndị mkpa na-akpa, site na mma agha dị ha nʼọnụ,ọ na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị dị ike. 16 Ya mere, ndị ogbenye na-enwe olileanya,ikpe ezighị ezi na-emechikwa ọnụ ya. 17 “Ngọzị na-adịrị mmadụ ahụ Chineke na-adọ aka na ntị;ya mere, ajụla ịdọ aka na ntị nke Onye pụrụ ime ihe niile. 18 Nʼihi na ọ na-etihịa mmadụ ahụ ma na-ekechikwa ọnya ha;Ọ na-eti mmadụ ihe, ma aka ya na-agwọkwa. 19 Ọ ga-anapụta gị site nʼụzọ nsogbu isii,mee ka ihe ọjọọ hapụ irute gị na nsogbu nke asaa. 20 Ọ ga-echebe gị ka ị hapụ ịnwụ nʼoge ụnwụ;chebekwa gị ka mma agha hapụ ịmetụ gị nʼoge agha. 21 Ị ga-abụ onye a na-echebe site na nkwutọ nke ire ndị ga-ekwutọ gị.Ị gaghị atụkwa egwu mgbe mbibi bịara. 22 Ị ga-achị ọchị nʼoge ụnwụ na nʼoge mbibi,ị gaghị atụkwa egwu ajọ anụ ọhịa dị iche iche. 23 Nʼihi na gị na nkume niile dị nʼọhịa ga-agba ndụ,gị na anụ ọhịa ga-anọkwa nʼudo. 24 Ị ga-amata na ụlọ ikwu gị dị nʼudo;ị ga-agụkọ ihe niile i nwere chọpụta na o nweghị nke na-efu efu. 25 Ị ga-amata na ụmụ gị ga-adị ọtụtụ,matakwa na ụmụ ụmụ gị dị ukwuu nʼọnụọgụgụ dịka ahịhịa dị nʼala. 26 Ị ga-aba nʼili gị mgbe i mere nnọọ ezigbo agadi,dịka ọka a ghọrọ mgbe oge ya ruru. 27 “Anyị enyochaala ihe a, hụ na ọ bụ eziokwu.Ya mere nụrụ ya, ma jiri ya rụọ ọrụ na ndụ gị.”
In Other Versions
Job 5 in the ANGEFD
Job 5 in the ANTPNG2D
Job 5 in the AS21
Job 5 in the BAGH
Job 5 in the BBPNG
Job 5 in the BBT1E
Job 5 in the BDS
Job 5 in the BEV
Job 5 in the BHAD
Job 5 in the BIB
Job 5 in the BLPT
Job 5 in the BNT
Job 5 in the BNTABOOT
Job 5 in the BNTLV
Job 5 in the BOATCB
Job 5 in the BOATCB2
Job 5 in the BOBCV
Job 5 in the BOCNT
Job 5 in the BOECS
Job 5 in the BOGWICC
Job 5 in the BOHCB
Job 5 in the BOHCV
Job 5 in the BOHLNT
Job 5 in the BOHNTLTAL
Job 5 in the BOILNTAP
Job 5 in the BOITCV
Job 5 in the BOKCV
Job 5 in the BOKCV2
Job 5 in the BOKHWOG
Job 5 in the BOKSSV
Job 5 in the BOLCB
Job 5 in the BOLCB2
Job 5 in the BOMCV
Job 5 in the BONAV
Job 5 in the BONCB
Job 5 in the BONLT
Job 5 in the BONUT2
Job 5 in the BOPLNT
Job 5 in the BOSCB
Job 5 in the BOSNC
Job 5 in the BOTLNT
Job 5 in the BOVCB
Job 5 in the BOYCB
Job 5 in the BPBB
Job 5 in the BPH
Job 5 in the BSB
Job 5 in the CCB
Job 5 in the CUV
Job 5 in the CUVS
Job 5 in the DBT
Job 5 in the DGDNT
Job 5 in the DHNT
Job 5 in the DNT
Job 5 in the ELBE
Job 5 in the EMTV
Job 5 in the ESV
Job 5 in the FBV
Job 5 in the FEB
Job 5 in the GGMNT
Job 5 in the GNT
Job 5 in the HARY
Job 5 in the HNT
Job 5 in the IRVA
Job 5 in the IRVB
Job 5 in the IRVG
Job 5 in the IRVH
Job 5 in the IRVK
Job 5 in the IRVM
Job 5 in the IRVM2
Job 5 in the IRVO
Job 5 in the IRVP
Job 5 in the IRVT
Job 5 in the IRVT2
Job 5 in the IRVU
Job 5 in the ISVN
Job 5 in the JSNT
Job 5 in the KAPI
Job 5 in the KBT1ETNIK
Job 5 in the KBV
Job 5 in the KJV
Job 5 in the KNFD
Job 5 in the LBA
Job 5 in the LBLA
Job 5 in the LNT
Job 5 in the LSV
Job 5 in the MAAL
Job 5 in the MBV
Job 5 in the MBV2
Job 5 in the MHNT
Job 5 in the MKNFD
Job 5 in the MNG
Job 5 in the MNT
Job 5 in the MNT2
Job 5 in the MRS1T
Job 5 in the NAA
Job 5 in the NASB
Job 5 in the NBLA
Job 5 in the NBS
Job 5 in the NBVTP
Job 5 in the NET2
Job 5 in the NIV11
Job 5 in the NNT
Job 5 in the NNT2
Job 5 in the NNT3
Job 5 in the PDDPT
Job 5 in the PFNT
Job 5 in the RMNT
Job 5 in the SBIAS
Job 5 in the SBIBS
Job 5 in the SBIBS2
Job 5 in the SBICS
Job 5 in the SBIDS
Job 5 in the SBIGS
Job 5 in the SBIHS
Job 5 in the SBIIS
Job 5 in the SBIIS2
Job 5 in the SBIIS3
Job 5 in the SBIKS
Job 5 in the SBIKS2
Job 5 in the SBIMS
Job 5 in the SBIOS
Job 5 in the SBIPS
Job 5 in the SBISS
Job 5 in the SBITS
Job 5 in the SBITS2
Job 5 in the SBITS3
Job 5 in the SBITS4
Job 5 in the SBIUS
Job 5 in the SBIVS
Job 5 in the SBT
Job 5 in the SBT1E
Job 5 in the SCHL
Job 5 in the SNT
Job 5 in the SUSU
Job 5 in the SUSU2
Job 5 in the SYNO
Job 5 in the TBIAOTANT
Job 5 in the TBT1E
Job 5 in the TBT1E2
Job 5 in the TFTIP
Job 5 in the TFTU
Job 5 in the TGNTATF3T
Job 5 in the THAI
Job 5 in the TNFD
Job 5 in the TNT
Job 5 in the TNTIK
Job 5 in the TNTIL
Job 5 in the TNTIN
Job 5 in the TNTIP
Job 5 in the TNTIZ
Job 5 in the TOMA
Job 5 in the TTENT
Job 5 in the UBG
Job 5 in the UGV
Job 5 in the UGV2
Job 5 in the UGV3
Job 5 in the VBL
Job 5 in the VDCC
Job 5 in the YALU
Job 5 in the YAPE
Job 5 in the YBVTP
Job 5 in the ZBP