Matthew 4 (BOICB)
1 Emesịa, Mmụọ Nsọ duuru Jisọs baa nʼọzara ka ekwensu nwaa ya ọnwụnwa. 2 Mgbe o busiri ọnụ iri ụbọchị anọ ehihie na abalị, agụụ gụrụ ya nke ukwuu. 3 Mgbe ahụ onye ọnwụnwa ahụ bịakwutere ya sị, “Ọ bụrụ na ị bụ Ọkpara Chineke, gwa nkume ndị a ka ha ghọọ achịcha.” 4 Ma Jisọs zara, “E dere ya nʼakwụkwọ nsọ sị, ‘Ọ bụghị naanị site na achịcha ka mmadụ si adị ndụ, kama site nʼokwu niile si nʼọnụ Chineke pụta.’” 5 Mgbe ahụ, ekwensu duuru ya baa nʼobodo nsọ ahụ, mee ka o guzo nʼebe dịkarịsịrị elu nke ụlọnsọ ukwu, 6 sị ya, “Ọ bụrụ na ị bụ Ọkpara Chineke, site nʼebe a tụda onwe gị nʼala. Nʼihi na e dere ya nʼakwụkwọ nsọ sị,“ ‘Ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,ha ga-ebuli gị elu nʼaka haka ị ghara ịkpọbi ụkwụ gị na nkume.’” 7 Ma Jisọs zara sị ya, “E deela ya nʼakwụkwọ nsọ sị, ‘Ị gaghị anwa Onyenwe gị na Chineke gị ọnwụnwa.’” 8 Ọzọkwa, ekwensu kpọọrọ ya gaa nʼelu ugwu dị elu, gosi ya alaeze niile nke ụwa na ebube ha. 9 Ọ sịrị ya, “Aga m enye gị ha niile ma ọ bụrụ na ị daa nʼala kpọọ isiala nye m.” 10 Ma Jisọs sịrị ya, “Si nʼebe m nọ pụọ, ekwensu. Nʼihi na akwụkwọ nsọ kwuru sị, ‘Ọ bụ naanị Onyenwe anyị Chineke gị ka ị ga-akpọ isiala nye, naanị ya ka ị ga-efekwa.’” 11 Mgbe ahụ ekwensu hapụrụ ya laa. Ndị mmụọ ozi bịakwutere ya, nọnyere ya, na-ejere ya ozi. 12 Mgbe Jisọs nụrụ na e tinyela Jọn nʼụlọ mkpọrọ, ọ pụrụ gaa Galili. 13 Emesịa, ọ hapụrụ Nazaret gaa biri na Kapanọm, bụ obodo dị nʼakụkụ osimiri Galili. Ọ dị nso nʼoke ala Zebụlọn na Naftalị. 14 Nʼụzọ dị otu a, amụma ahụ Aịzaya buru mezuru. Amụma nke sịrị, 15 “Ala Zebụlọn na ala Naftalị,nke dị nʼakụkụ osimiri, nʼofe Jọdan,Galili nke ndị mba ọzọ, 16 ndị nọ nʼọchịchịrịahụla ìhè dị ukwuu.Ndị bi nʼala onyinyo ọnwụka ìhè nwukwasịrị.” 17 Site nʼoge ahụ gaa nʼihu Jisọs bidoro na-ekwusa na-asị, “Chegharịanụ, nʼihi na alaeze eluigwe dị nso.” 18 Ma mgbe Jisọs na-agafe nʼakụkụ osimiri Galili, ọ hụrụ ụmụnne abụọ, Saimọn onye a na-akpọ Pita, na Andru nwanne ya, ndị ọrụ ha bụ ịkụ azụ, ebe ha nọ nʼụgbọ mmiri na-akụ azụ. 19 Ọ sịrị ha, “Bịanụ soro m. Aga m eme unu ndị ọkụ na-akụta mmadụ.” 20 Ha hapụrụ ụgbụ azụ ha otu mgbe ahụ soro ya. 21 Mgbe ọ gara nʼihu nke nta, ọ hụrụ ụmụnne abụọ ọzọ, Jemis nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ebe ha na nna ha Zebedi nọ nʼime ụgbọ mmiri na-ekezi ụgbụ azụ ha. Ọ kpọkwara ha, 22 ngwangwa ha hapụrụ ụgbọ ha na nna ha soro ya. 23 Jisọs jegharịrị nʼobodo niile nke Galili, na-akụzi ihe nʼụlọ nzukọ niile ha, na-ekwusakwa oziọma nke alaeze ahụ. Ọ na-agwọkwa ọrịa na nrịa nrịa niile dị iche iche nʼetiti ndị ahụ. 24 Akụkọ banyere ya gbasara jezuo akụkụ Siria niile. Mgbe ahụ ọtụtụ ndị mmadụ kpọtaara ya ndị niile ahụ na-esighị ike, ndị na-arịa ụdị ọrịa dị iche iche, ndị nwere ahụ mgbu, na ndị mmụọ ọjọọ na-esogbu, na ndị akwụkwụ, na ndị akụkụ ahụ ha kpọnwụrụ akpọnwụ. Ọ gwọkwara ha niile. 25 Ọtụtụ mmadụ sitere na Galili, Dekapọlịs, Jerusalem, Judịa na nʼofe osimiri Jọdan, soro ya.
In Other Versions
Matthew 4 in the ANGEFD
Matthew 4 in the ANTPNG2D
Matthew 4 in the AS21
Matthew 4 in the BAGH
Matthew 4 in the BBPNG
Matthew 4 in the BBT1E
Matthew 4 in the BDS
Matthew 4 in the BEV
Matthew 4 in the BHAD
Matthew 4 in the BIB
Matthew 4 in the BLPT
Matthew 4 in the BNT
Matthew 4 in the BNTABOOT
Matthew 4 in the BNTLV
Matthew 4 in the BOATCB
Matthew 4 in the BOATCB2
Matthew 4 in the BOBCV
Matthew 4 in the BOCNT
Matthew 4 in the BOECS
Matthew 4 in the BOGWICC
Matthew 4 in the BOHCB
Matthew 4 in the BOHCV
Matthew 4 in the BOHLNT
Matthew 4 in the BOHNTLTAL
Matthew 4 in the BOILNTAP
Matthew 4 in the BOITCV
Matthew 4 in the BOKCV
Matthew 4 in the BOKCV2
Matthew 4 in the BOKHWOG
Matthew 4 in the BOKSSV
Matthew 4 in the BOLCB
Matthew 4 in the BOLCB2
Matthew 4 in the BOMCV
Matthew 4 in the BONAV
Matthew 4 in the BONCB
Matthew 4 in the BONLT
Matthew 4 in the BONUT2
Matthew 4 in the BOPLNT
Matthew 4 in the BOSCB
Matthew 4 in the BOSNC
Matthew 4 in the BOTLNT
Matthew 4 in the BOVCB
Matthew 4 in the BOYCB
Matthew 4 in the BPBB
Matthew 4 in the BPH
Matthew 4 in the BSB
Matthew 4 in the CCB
Matthew 4 in the CUV
Matthew 4 in the CUVS
Matthew 4 in the DBT
Matthew 4 in the DGDNT
Matthew 4 in the DHNT
Matthew 4 in the DNT
Matthew 4 in the ELBE
Matthew 4 in the EMTV
Matthew 4 in the ESV
Matthew 4 in the FBV
Matthew 4 in the FEB
Matthew 4 in the GGMNT
Matthew 4 in the GNT
Matthew 4 in the HARY
Matthew 4 in the HNT
Matthew 4 in the IRVA
Matthew 4 in the IRVB
Matthew 4 in the IRVG
Matthew 4 in the IRVH
Matthew 4 in the IRVK
Matthew 4 in the IRVM
Matthew 4 in the IRVM2
Matthew 4 in the IRVO
Matthew 4 in the IRVP
Matthew 4 in the IRVT
Matthew 4 in the IRVT2
Matthew 4 in the IRVU
Matthew 4 in the ISVN
Matthew 4 in the JSNT
Matthew 4 in the KAPI
Matthew 4 in the KBT1ETNIK
Matthew 4 in the KBV
Matthew 4 in the KJV
Matthew 4 in the KNFD
Matthew 4 in the LBA
Matthew 4 in the LBLA
Matthew 4 in the LNT
Matthew 4 in the LSV
Matthew 4 in the MAAL
Matthew 4 in the MBV
Matthew 4 in the MBV2
Matthew 4 in the MHNT
Matthew 4 in the MKNFD
Matthew 4 in the MNG
Matthew 4 in the MNT
Matthew 4 in the MNT2
Matthew 4 in the MRS1T
Matthew 4 in the NAA
Matthew 4 in the NASB
Matthew 4 in the NBLA
Matthew 4 in the NBS
Matthew 4 in the NBVTP
Matthew 4 in the NET2
Matthew 4 in the NIV11
Matthew 4 in the NNT
Matthew 4 in the NNT2
Matthew 4 in the NNT3
Matthew 4 in the PDDPT
Matthew 4 in the PFNT
Matthew 4 in the RMNT
Matthew 4 in the SBIAS
Matthew 4 in the SBIBS
Matthew 4 in the SBIBS2
Matthew 4 in the SBICS
Matthew 4 in the SBIDS
Matthew 4 in the SBIGS
Matthew 4 in the SBIHS
Matthew 4 in the SBIIS
Matthew 4 in the SBIIS2
Matthew 4 in the SBIIS3
Matthew 4 in the SBIKS
Matthew 4 in the SBIKS2
Matthew 4 in the SBIMS
Matthew 4 in the SBIOS
Matthew 4 in the SBIPS
Matthew 4 in the SBISS
Matthew 4 in the SBITS
Matthew 4 in the SBITS2
Matthew 4 in the SBITS3
Matthew 4 in the SBITS4
Matthew 4 in the SBIUS
Matthew 4 in the SBIVS
Matthew 4 in the SBT
Matthew 4 in the SBT1E
Matthew 4 in the SCHL
Matthew 4 in the SNT
Matthew 4 in the SUSU
Matthew 4 in the SUSU2
Matthew 4 in the SYNO
Matthew 4 in the TBIAOTANT
Matthew 4 in the TBT1E
Matthew 4 in the TBT1E2
Matthew 4 in the TFTIP
Matthew 4 in the TFTU
Matthew 4 in the TGNTATF3T
Matthew 4 in the THAI
Matthew 4 in the TNFD
Matthew 4 in the TNT
Matthew 4 in the TNTIK
Matthew 4 in the TNTIL
Matthew 4 in the TNTIN
Matthew 4 in the TNTIP
Matthew 4 in the TNTIZ
Matthew 4 in the TOMA
Matthew 4 in the TTENT
Matthew 4 in the UBG
Matthew 4 in the UGV
Matthew 4 in the UGV2
Matthew 4 in the UGV3
Matthew 4 in the VBL
Matthew 4 in the VDCC
Matthew 4 in the YALU
Matthew 4 in the YAPE
Matthew 4 in the YBVTP
Matthew 4 in the ZBP