Micah 4 (BOICB)
1 Nʼụbọchị ikpeazụ,ugwu nke ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ, ga-abụ nke eguzoberedịka ugwu dị elu karịa ugwu niile,a ga-ebuli ya elu karịa ugwu nta niile,ndị dị iche iche ga-eruba nʼime ya dịka iyi. 2 Ọtụtụ mba ga-abịa ma sịkwa,“Bịanụ, ka anyị rigoruo ugwu ONYENWE ANYỊ,ka anyị gaa nʼụlọnsọ ukwu Chineke nke Jekọb.Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya niile,ka anyị nwe ike jee ije nʼokporoụzọ ya niile.”Iwu ga-esi na Zayọn pụta,okwu ONYENWE ANYỊ ga-esitekwa na Jerusalem pụta. 3 Ọ ga-ekpe ikpe dị nʼetiti ndị dị iche iche,doziekwa esemokwu dị nʼetiti mba na mba ibe ya ruo ebe dị anya.Ha ga-akpụgharịkwa mma agha ha niile, mee ka ha bụrụ mma oge,kpụgharịkwa ùbe ha ka ha ghọọ mma ịkwacha osisi.Mba ọbụla agakwaghị ebuli mma agha megide mba ọzọ,maọbụ zụọ onwe ha nʼịlụ agha ọzọ. 4 Onye ọbụla ga-anọdụrụ onwe ya nʼokpuru vaịnịna nʼokpuru osisi fiig ya,nʼihi na o nweghị onye ga-eme ka ha tụọ egwu ọzọ. ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile ekwuola ya. 5 Mba dị iche iche ga-agagharịnke ọbụla nʼaha chi ya,ma anyị onwe anyị ga na-aga nʼaha ONYENWE ANYỊ,bụ Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi. 6 “Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara,“aga m achịkọta ndị ngwụrọ,chịkọtaa ndị ahụ niile e mere ka ha biri na mba ọzọ,na ndị ahụ niile m mere ka ha ruo ụjụ. 7 Aga m eme ka ndị ngwụrọ ahụ ghọọ ndị fọdụrụ ndụ,meekwaa ka ndị ahụ a chụpụrụ achụpụ ghọọ mba dị ike. ONYENWE ANYỊ ga-esi nʼugwu Zayọn chịa hasite nʼoge ahụ ruo mgbe ebighị ebi. 8 Ma gị, ebe nche e wuliri elu maka igwe atụrụ,ugwu nke nwaada Zayọn,ọchịchị a na-achị na mbụ ga-adịghachikwara gị;bụ ọchịchị nke dịrị nwaada Jerusalem.” 9 Gịnị mere i ji na-akwasị akwa ike?Ọ bụ na i nweghị eze?Onye ndụmọdụ gị ọ nwụọlanke mere na ihe ụfụ jidere gị dịka nwanyị ime na-eme? 10 Susie ude ike, gị nwaada Zayọn,dịka ịsụ ude nke nwanyị ime na-eme,nʼihi na unu aghaghị ịhapụ obodo ajee biri nʼọhịa.Unu aghaghị ịga Babilọn,nʼihi na ọ bụ nʼebe ahụ ka a ga-esi napụta unu.Ebe ahụ ka ONYENWE ANYỊ ga-agbapụta unusite nʼaka ndị iro unu. 11 Ugbu a, ọtụtụ mba ezukọọlaimegide gị;na-asị, “Ka e merụọ yaka anya anyị ṅụọ Zayọn.” 12 Ma ha amaghịihe bụ uche ONYENWE ANYỊ,ha aghọtakwaghị nzube ya,na ọ chịkọtala ha dịka ukwu ọka, na-ebuga ha nʼebe ịzọcha ọka. 13 “Bilie, zọchaa, gị nwaada Zayọn,nʼihi na aga m enye gị mpi igwe.Aga m enyekwa gị ụkwụ ọla bronz,ị ga-etijisikwa ọtụtụ mba.Uru ha niile, nke ha nwetara nʼụzọ na-ezighị ezi, ka ị ga-enye ONYENWE ANYỊ.Akụnụba ha ka ị ga-enyekwa Chineke nwe ụwa niile.”
In Other Versions
Micah 4 in the ANGEFD
Micah 4 in the ANTPNG2D
Micah 4 in the AS21
Micah 4 in the BAGH
Micah 4 in the BBPNG
Micah 4 in the BBT1E
Micah 4 in the BDS
Micah 4 in the BEV
Micah 4 in the BHAD
Micah 4 in the BIB
Micah 4 in the BLPT
Micah 4 in the BNT
Micah 4 in the BNTABOOT
Micah 4 in the BNTLV
Micah 4 in the BOATCB
Micah 4 in the BOATCB2
Micah 4 in the BOBCV
Micah 4 in the BOCNT
Micah 4 in the BOECS
Micah 4 in the BOGWICC
Micah 4 in the BOHCB
Micah 4 in the BOHCV
Micah 4 in the BOHLNT
Micah 4 in the BOHNTLTAL
Micah 4 in the BOILNTAP
Micah 4 in the BOITCV
Micah 4 in the BOKCV
Micah 4 in the BOKCV2
Micah 4 in the BOKHWOG
Micah 4 in the BOKSSV
Micah 4 in the BOLCB
Micah 4 in the BOLCB2
Micah 4 in the BOMCV
Micah 4 in the BONAV
Micah 4 in the BONCB
Micah 4 in the BONLT
Micah 4 in the BONUT2
Micah 4 in the BOPLNT
Micah 4 in the BOSCB
Micah 4 in the BOSNC
Micah 4 in the BOTLNT
Micah 4 in the BOVCB
Micah 4 in the BOYCB
Micah 4 in the BPBB
Micah 4 in the BPH
Micah 4 in the BSB
Micah 4 in the CCB
Micah 4 in the CUV
Micah 4 in the CUVS
Micah 4 in the DBT
Micah 4 in the DGDNT
Micah 4 in the DHNT
Micah 4 in the DNT
Micah 4 in the ELBE
Micah 4 in the EMTV
Micah 4 in the ESV
Micah 4 in the FBV
Micah 4 in the FEB
Micah 4 in the GGMNT
Micah 4 in the GNT
Micah 4 in the HARY
Micah 4 in the HNT
Micah 4 in the IRVA
Micah 4 in the IRVB
Micah 4 in the IRVG
Micah 4 in the IRVH
Micah 4 in the IRVK
Micah 4 in the IRVM
Micah 4 in the IRVM2
Micah 4 in the IRVO
Micah 4 in the IRVP
Micah 4 in the IRVT
Micah 4 in the IRVT2
Micah 4 in the IRVU
Micah 4 in the ISVN
Micah 4 in the JSNT
Micah 4 in the KAPI
Micah 4 in the KBT1ETNIK
Micah 4 in the KBV
Micah 4 in the KJV
Micah 4 in the KNFD
Micah 4 in the LBA
Micah 4 in the LBLA
Micah 4 in the LNT
Micah 4 in the LSV
Micah 4 in the MAAL
Micah 4 in the MBV
Micah 4 in the MBV2
Micah 4 in the MHNT
Micah 4 in the MKNFD
Micah 4 in the MNG
Micah 4 in the MNT
Micah 4 in the MNT2
Micah 4 in the MRS1T
Micah 4 in the NAA
Micah 4 in the NASB
Micah 4 in the NBLA
Micah 4 in the NBS
Micah 4 in the NBVTP
Micah 4 in the NET2
Micah 4 in the NIV11
Micah 4 in the NNT
Micah 4 in the NNT2
Micah 4 in the NNT3
Micah 4 in the PDDPT
Micah 4 in the PFNT
Micah 4 in the RMNT
Micah 4 in the SBIAS
Micah 4 in the SBIBS
Micah 4 in the SBIBS2
Micah 4 in the SBICS
Micah 4 in the SBIDS
Micah 4 in the SBIGS
Micah 4 in the SBIHS
Micah 4 in the SBIIS
Micah 4 in the SBIIS2
Micah 4 in the SBIIS3
Micah 4 in the SBIKS
Micah 4 in the SBIKS2
Micah 4 in the SBIMS
Micah 4 in the SBIOS
Micah 4 in the SBIPS
Micah 4 in the SBISS
Micah 4 in the SBITS
Micah 4 in the SBITS2
Micah 4 in the SBITS3
Micah 4 in the SBITS4
Micah 4 in the SBIUS
Micah 4 in the SBIVS
Micah 4 in the SBT
Micah 4 in the SBT1E
Micah 4 in the SCHL
Micah 4 in the SNT
Micah 4 in the SUSU
Micah 4 in the SUSU2
Micah 4 in the SYNO
Micah 4 in the TBIAOTANT
Micah 4 in the TBT1E
Micah 4 in the TBT1E2
Micah 4 in the TFTIP
Micah 4 in the TFTU
Micah 4 in the TGNTATF3T
Micah 4 in the THAI
Micah 4 in the TNFD
Micah 4 in the TNT
Micah 4 in the TNTIK
Micah 4 in the TNTIL
Micah 4 in the TNTIN
Micah 4 in the TNTIP
Micah 4 in the TNTIZ
Micah 4 in the TOMA
Micah 4 in the TTENT
Micah 4 in the UBG
Micah 4 in the UGV
Micah 4 in the UGV2
Micah 4 in the UGV3
Micah 4 in the VBL
Micah 4 in the VDCC
Micah 4 in the YALU
Micah 4 in the YAPE
Micah 4 in the YBVTP
Micah 4 in the ZBP