Micah 5 (BOICB)
1 Ugbu a doo ndị agha gị nʼusoro, gị obodo nke usuu ndị agha,nʼihi na e jirila mgbidi gbaa gị gburugburu ibuso gị agha.Ha ga-eji mkparatie onyendu Izrel na nti. 2 “Ma gị onwe gị, Betlehem Efrata,ọ bụ ezie na ị bụ obodo dị nta nʼetiti ndị ikwu Juda niile,ma onye ahụ ga-achị Izrelga-esi na gị pụta,bụ onye ahụ mmalite ya sitere na mgbe ochie,sitekwa na mgbe ebighị ebi gara aga.” 3 Ya mere, a ga-arara ha nyetutu ruo mgbe onye ahụ ime na-eme mụpụtara nwa ya.Mgbe ahụ, ụmụnna ya niile ahụ fọdụrụga-alọghachikwuru ndị Izrel. 4 Ọ ga-eguzo zụọ igwe ewu na atụrụ ya,site nʼike nke ONYENWE ANYỊ,na site nʼịdị ukwuu nke aha ONYENWE ANYỊ Chineke ya.Ndị ya ga-anọkwa na-enweghị nsogbu,nʼihi na ịdị ukwuu ya ga-eru na nsọtụ niile nke ụwa. 5 Ọ ga-abụkwa udo anyị.Mgbe ndị Asịrịa ga-abata nʼala anyị nʼike,sikwa nʼebe niile e wusiri ike nke anyị na-agafe,anyị ga-ahọpụta ndị ọzụzụ atụrụ asaa,ọ bụladị ndịisi asatọ. 6 Onye ga-eji mma agha chịa ala Asịrịa,jirikwa mma agha a mịpụtara amịpụta chịa ala Nimrọd.Ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị Asịrịa ahụ,mgbe ha ga-eji ike bata nʼala anyị,ma zọrọkwa ije gafee oke ala anyị. 7 Mgbe ahụ, ndị fọdụrụ afọdụ nke Jekọbga-adị nʼetiti ọtụtụ ndị mmadụ,dịka igirigi si nʼebe Onyenwe anyị nọ abịa,maọbụ dịka mmiri ozuzo ntakịrị na-ezokwasị ahịhịa,nke na-adịghị ele anya mmadụmaọbụ chere ụmụ mmadụ. 8 Ndị fọdụrụ afọdụ nke Jekọbga-adịkwa nʼetiti ọtụtụ ndị mmadụdị ka ọdụm nʼetiti anụ ọhịa niile dị iche iche,e, dịka nwa ọdụm nʼetiti igwe atụrụ,nke na-azọda na-adọkasị mgbe ọ na-agabiga,ma o nweghị onye ga-anapụta ya. 9 Aka gị ga-adị elu na mmeri nke ndị iro ya,a ghakwaghị ịla ndị iro gị niile nʼiyi. 10 “Nʼụbọchị ahụ kwa,” otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri,“Aga m ala ịnyịnya unu nʼiyi site nʼetiti unu,kụjisiekwa ụgbọala unu niile. 11 Aga m ala obodo niile dị nʼala unu nʼiyi,dọdasịakwa ebe unu niile e wusiri ike. 12 Aga m ala mgbaasị unu nʼiyi,unu agaghị enwekwa ndị na-ajụ mmụọ ọjọọ ase. 13 Aga m ala arụsị a pịrị apị unu niile nʼiyi,ya na nkume nsọ ahụ niile dị nʼetiti unu.Unu agakwaghị akpọ isiala nyeihe unu ji aka unu kpụọ. 14 Aga m ehopu ogidi arụsị niile nke dị nʼetiti unu,mgbe m ga-akụdasị obodo unu niile 15 Aga m esite nʼoke iwe m na ọnụma m bọọrọ onwe m ọbọnʼahụ mba niile ndị ahụ jụrụ irubere m isi.”
In Other Versions
Micah 5 in the ANGEFD
Micah 5 in the ANTPNG2D
Micah 5 in the AS21
Micah 5 in the BAGH
Micah 5 in the BBPNG
Micah 5 in the BBT1E
Micah 5 in the BDS
Micah 5 in the BEV
Micah 5 in the BHAD
Micah 5 in the BIB
Micah 5 in the BLPT
Micah 5 in the BNT
Micah 5 in the BNTABOOT
Micah 5 in the BNTLV
Micah 5 in the BOATCB
Micah 5 in the BOATCB2
Micah 5 in the BOBCV
Micah 5 in the BOCNT
Micah 5 in the BOECS
Micah 5 in the BOGWICC
Micah 5 in the BOHCB
Micah 5 in the BOHCV
Micah 5 in the BOHLNT
Micah 5 in the BOHNTLTAL
Micah 5 in the BOILNTAP
Micah 5 in the BOITCV
Micah 5 in the BOKCV
Micah 5 in the BOKCV2
Micah 5 in the BOKHWOG
Micah 5 in the BOKSSV
Micah 5 in the BOLCB
Micah 5 in the BOLCB2
Micah 5 in the BOMCV
Micah 5 in the BONAV
Micah 5 in the BONCB
Micah 5 in the BONLT
Micah 5 in the BONUT2
Micah 5 in the BOPLNT
Micah 5 in the BOSCB
Micah 5 in the BOSNC
Micah 5 in the BOTLNT
Micah 5 in the BOVCB
Micah 5 in the BOYCB
Micah 5 in the BPBB
Micah 5 in the BPH
Micah 5 in the BSB
Micah 5 in the CCB
Micah 5 in the CUV
Micah 5 in the CUVS
Micah 5 in the DBT
Micah 5 in the DGDNT
Micah 5 in the DHNT
Micah 5 in the DNT
Micah 5 in the ELBE
Micah 5 in the EMTV
Micah 5 in the ESV
Micah 5 in the FBV
Micah 5 in the FEB
Micah 5 in the GGMNT
Micah 5 in the GNT
Micah 5 in the HARY
Micah 5 in the HNT
Micah 5 in the IRVA
Micah 5 in the IRVB
Micah 5 in the IRVG
Micah 5 in the IRVH
Micah 5 in the IRVK
Micah 5 in the IRVM
Micah 5 in the IRVM2
Micah 5 in the IRVO
Micah 5 in the IRVP
Micah 5 in the IRVT
Micah 5 in the IRVT2
Micah 5 in the IRVU
Micah 5 in the ISVN
Micah 5 in the JSNT
Micah 5 in the KAPI
Micah 5 in the KBT1ETNIK
Micah 5 in the KBV
Micah 5 in the KJV
Micah 5 in the KNFD
Micah 5 in the LBA
Micah 5 in the LBLA
Micah 5 in the LNT
Micah 5 in the LSV
Micah 5 in the MAAL
Micah 5 in the MBV
Micah 5 in the MBV2
Micah 5 in the MHNT
Micah 5 in the MKNFD
Micah 5 in the MNG
Micah 5 in the MNT
Micah 5 in the MNT2
Micah 5 in the MRS1T
Micah 5 in the NAA
Micah 5 in the NASB
Micah 5 in the NBLA
Micah 5 in the NBS
Micah 5 in the NBVTP
Micah 5 in the NET2
Micah 5 in the NIV11
Micah 5 in the NNT
Micah 5 in the NNT2
Micah 5 in the NNT3
Micah 5 in the PDDPT
Micah 5 in the PFNT
Micah 5 in the RMNT
Micah 5 in the SBIAS
Micah 5 in the SBIBS
Micah 5 in the SBIBS2
Micah 5 in the SBICS
Micah 5 in the SBIDS
Micah 5 in the SBIGS
Micah 5 in the SBIHS
Micah 5 in the SBIIS
Micah 5 in the SBIIS2
Micah 5 in the SBIIS3
Micah 5 in the SBIKS
Micah 5 in the SBIKS2
Micah 5 in the SBIMS
Micah 5 in the SBIOS
Micah 5 in the SBIPS
Micah 5 in the SBISS
Micah 5 in the SBITS
Micah 5 in the SBITS2
Micah 5 in the SBITS3
Micah 5 in the SBITS4
Micah 5 in the SBIUS
Micah 5 in the SBIVS
Micah 5 in the SBT
Micah 5 in the SBT1E
Micah 5 in the SCHL
Micah 5 in the SNT
Micah 5 in the SUSU
Micah 5 in the SUSU2
Micah 5 in the SYNO
Micah 5 in the TBIAOTANT
Micah 5 in the TBT1E
Micah 5 in the TBT1E2
Micah 5 in the TFTIP
Micah 5 in the TFTU
Micah 5 in the TGNTATF3T
Micah 5 in the THAI
Micah 5 in the TNFD
Micah 5 in the TNT
Micah 5 in the TNTIK
Micah 5 in the TNTIL
Micah 5 in the TNTIN
Micah 5 in the TNTIP
Micah 5 in the TNTIZ
Micah 5 in the TOMA
Micah 5 in the TTENT
Micah 5 in the UBG
Micah 5 in the UGV
Micah 5 in the UGV2
Micah 5 in the UGV3
Micah 5 in the VBL
Micah 5 in the VDCC
Micah 5 in the YALU
Micah 5 in the YAPE
Micah 5 in the YBVTP
Micah 5 in the ZBP