Nehemiah 10 (BOICB)
1 Ndị tinyere aka, nʼakwụkwọ ahụ bụ: Onyeisi ọchịchị:Nehemaya nwa Hakalaya. Zedekaya, 2 Ndị ọzọ bụ Seraya, Azaraya, Jeremaya, 3 Pashua, Amaraya, Malkija, 4 Hatush, Shebanaya, Maluk, 5 Harim, Meremot, Ọbadaya, 6 Daniel, Gineton, Baruk, 7 Meshulam, Abija, Mijamin, 8 Maazaya, Bilgai na Shemaya.Ndị a bụ ndị nchụaja. 9 Ndị Livayị so tinye aka ha nʼakwụkwọ bụ,Jeshua nwa Azanaya, Binui otu nʼime ụmụ Henadad, Kadmiel, 10 ndị so ha na-arụ ọrụ: Shebanaya,Hodia, Kelita, Pelaia, Hanan, 11 Mika, Rehob, Hashabaya 12 Zakua, Sherebaya, Shebanaya, 13 Hodia, Bani na Beninu. 14 Ndịisi ọchịchị tinyere aka ha bụ,Parosh, Pahat-Moab, Elam, Zatu, Bani, 15 Buni, Azgad, Bebai, 16 Adonaịja, Bigvai, Adin, 17 Atea, Hezekaya, Azoa, 18 Hodia, Hashum, Bezai, 19 Harif, Anatot, Nebai, 20 Magpịash, Meshulam, Hezia, 21 Meshezabel, Zadọk, Jadua, 22 Pelataya, Hanan, Anaia, 23 Hoshea, Hananaya, Hashub, 24 Halohesh, Pilha, Shobek, 25 Rehum, Hashabna, Maaseia, 26 Ahaya, Hanan, Anan, 27 Maluk, Harim na Baana. 28 “Ndị ọzọ fọdụrụ bụ ndị nchụaja, ndị Livayị, ndị nche, ndị ọbụ abụ, ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ndị ahụ niile sitere nʼirube isi nʼiwu Chineke wezuga onwe ha site nʼebe ndị mba ọzọ ahụ bi ha gburugburu nọ, ha na ndị nwunye ha na ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom, bụ ndị niile tozuru ịghọta ihe. 29 Ndị a niile sooro ụmụnne ha ndị Izrel a na-asọpụrụ, jikọtaa onwe ha nʼọbụbụ ọnụ na ịṅụ iyi ịgbaso iwu Chineke, nke o nyere site nʼaka Mosis, bụ ohu Chineke; na ilezi anya rube isi nʼihe niile enyere nʼiwu, ntụziaka niile na ụkpụrụ niile nke ONYENWE ANYỊ bụ Onyenwe anyị. 30 “Anyị kpebikwara na ụmụ anyị ndị ikom na ndị inyom agaghị alụ di maọbụ nwunye site na mba ọzọ. 31 “Anyị kpebikwara na ọ bụrụ na ndị mba ọzọ eburu ngwa ahịa ha maọbụ mkpụrụ ubi ha bịa ire ya nʼụbọchị izuike, maọbụ nʼụbọchị ọzọ dị nsọ, anyị agaghị azụ ihe ọbụla. Anyị na-ekpebikwa na anyị agaghị arụ ọrụ ọbụla nʼafọ nke asaa niile, kwekọọkwa na anyị ga-agbaghara ụmụnna anyị niile ji anyị ụgwọ nʼafọ ahụ. 32 “Anyị kwekọrịtakwara na anyị ga-atụ ụtụ otu ụzọ nʼime ụzọ atọ nke otu shekel afọ niile maka iji kwadoo ọrụ ụlọnsọ ukwu Chineke, 33 maka ime ka ihe ndị a dịrị nʼụlọnsọ ukwu ahụ: achịcha nsọ, onyinye ọka nke ụbọchị niile, aja nsure ọkụ na onyinye nke ụbọchị izuike, mmemme ọnwa ọhụrụ niile, ha na mmemme ndị ọzọ niile a kara aka, maka aja dị nsọ niile na aja ikpuchi mmehie ndị Izrel, maka ozi niile a na-aga nʼụlọnsọ Chineke anyị. 34 “Anyị bụ ndị nchụaja, ndị Livayị na ndị ọzọ, ejirila ife nza chọpụta mgbe ezinaụlọ ọbụla nʼetiti anyị ga-eji bubata nku nʼụlọ Chineke anyị nʼoge ya kwa afọ, maka ebe ịchụ aja nke ONYENWE ANYỊ Chineke anyị dịka e dere ya nʼiwu. 35 “Anyị kpebikwara na mmadụ niile nʼotu nʼotu ga na-ewebata mkpụrụ mbụ nke ihe ubi ya nʼụlọnsọ ONYENWE ANYỊ, na mkpụrụ osisi ọbụla, maọbụ ihe ubi ndị ọzọ. 36 “Dịka e dere ya nʼIwu, anyị ga-ewebata ụmụ ndị ikom mbụ anyị, na nwa mbụ nke igwe ehi, na igwe ewu na atụrụ anyị niile, nʼụlọ Chineke anyị. A ga-enye ha ndị nchụaja na-eje ozi nʼebe ahụ. 37 “Karịsịa, anyị ga-ewebata nʼụlọ ịchịkọba ihe nke ụlọnsọ Chineke anyị, nyekwa ha ndị nchụaja, ụtụ ọka mbụ anyị kwọrọ, ya na onyinye ndị ọzọ nke mkpụrụ ubi mbụ anyị, dịka mmanya vaịnị mbụ, mmanụ oliv mbụ na mkpụrụ osisi ndị ọzọ. Anyị kpebikwara inye ndị Livayị otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke ihe niile anyị nwetara nʼubi anyị, nʼihi na ọ bụ ọrụ ndị Livayị ịnakọta otu ụzọ nʼụzọ iri site nʼobodo niile ebe anyị na-arụ ọrụ. 38 Ndị nchụaja bụ ụmụ ụmụ Erọn ga-eso ndị Livayị mgbe ha na-anakọta onyinye otu ụzọ nʼime ụzọ iri ndị a. Ha ga-ewekọta ihe ndị a niile webaa ha nʼụlọ Chineke anyị, ruo nʼime ọnụụlọ ịchịkọba ihe, nke ụlọakụ. 39 Ndị Izrel na ndị Livayị, kwesiri iweta onyinye ọka ha, na mmanya vaịnị ọhụrụ, na mmanụ oliv nʼime ụlọ ịchịkọba ihe, nʼebe a na-edebe ngwongwo niile e ji eje ozi nʼụlọ ukwu ahụ, nke ndị nchụaja na-eje ozi, ndị nche na nke ndị ọbụ abụ.“Anyị agaghị agbakụtakwa ụlọ Chineke anyị azụ.”
In Other Versions
Nehemiah 10 in the ANGEFD
Nehemiah 10 in the ANTPNG2D
Nehemiah 10 in the AS21
Nehemiah 10 in the BAGH
Nehemiah 10 in the BBPNG
Nehemiah 10 in the BBT1E
Nehemiah 10 in the BDS
Nehemiah 10 in the BEV
Nehemiah 10 in the BHAD
Nehemiah 10 in the BIB
Nehemiah 10 in the BLPT
Nehemiah 10 in the BNT
Nehemiah 10 in the BNTABOOT
Nehemiah 10 in the BNTLV
Nehemiah 10 in the BOATCB
Nehemiah 10 in the BOATCB2
Nehemiah 10 in the BOBCV
Nehemiah 10 in the BOCNT
Nehemiah 10 in the BOECS
Nehemiah 10 in the BOGWICC
Nehemiah 10 in the BOHCB
Nehemiah 10 in the BOHCV
Nehemiah 10 in the BOHLNT
Nehemiah 10 in the BOHNTLTAL
Nehemiah 10 in the BOILNTAP
Nehemiah 10 in the BOITCV
Nehemiah 10 in the BOKCV
Nehemiah 10 in the BOKCV2
Nehemiah 10 in the BOKHWOG
Nehemiah 10 in the BOKSSV
Nehemiah 10 in the BOLCB
Nehemiah 10 in the BOLCB2
Nehemiah 10 in the BOMCV
Nehemiah 10 in the BONAV
Nehemiah 10 in the BONCB
Nehemiah 10 in the BONLT
Nehemiah 10 in the BONUT2
Nehemiah 10 in the BOPLNT
Nehemiah 10 in the BOSCB
Nehemiah 10 in the BOSNC
Nehemiah 10 in the BOTLNT
Nehemiah 10 in the BOVCB
Nehemiah 10 in the BOYCB
Nehemiah 10 in the BPBB
Nehemiah 10 in the BPH
Nehemiah 10 in the BSB
Nehemiah 10 in the CCB
Nehemiah 10 in the CUV
Nehemiah 10 in the CUVS
Nehemiah 10 in the DBT
Nehemiah 10 in the DGDNT
Nehemiah 10 in the DHNT
Nehemiah 10 in the DNT
Nehemiah 10 in the ELBE
Nehemiah 10 in the EMTV
Nehemiah 10 in the ESV
Nehemiah 10 in the FBV
Nehemiah 10 in the FEB
Nehemiah 10 in the GGMNT
Nehemiah 10 in the GNT
Nehemiah 10 in the HARY
Nehemiah 10 in the HNT
Nehemiah 10 in the IRVA
Nehemiah 10 in the IRVB
Nehemiah 10 in the IRVG
Nehemiah 10 in the IRVH
Nehemiah 10 in the IRVK
Nehemiah 10 in the IRVM
Nehemiah 10 in the IRVM2
Nehemiah 10 in the IRVO
Nehemiah 10 in the IRVP
Nehemiah 10 in the IRVT
Nehemiah 10 in the IRVT2
Nehemiah 10 in the IRVU
Nehemiah 10 in the ISVN
Nehemiah 10 in the JSNT
Nehemiah 10 in the KAPI
Nehemiah 10 in the KBT1ETNIK
Nehemiah 10 in the KBV
Nehemiah 10 in the KJV
Nehemiah 10 in the KNFD
Nehemiah 10 in the LBA
Nehemiah 10 in the LBLA
Nehemiah 10 in the LNT
Nehemiah 10 in the LSV
Nehemiah 10 in the MAAL
Nehemiah 10 in the MBV
Nehemiah 10 in the MBV2
Nehemiah 10 in the MHNT
Nehemiah 10 in the MKNFD
Nehemiah 10 in the MNG
Nehemiah 10 in the MNT
Nehemiah 10 in the MNT2
Nehemiah 10 in the MRS1T
Nehemiah 10 in the NAA
Nehemiah 10 in the NASB
Nehemiah 10 in the NBLA
Nehemiah 10 in the NBS
Nehemiah 10 in the NBVTP
Nehemiah 10 in the NET2
Nehemiah 10 in the NIV11
Nehemiah 10 in the NNT
Nehemiah 10 in the NNT2
Nehemiah 10 in the NNT3
Nehemiah 10 in the PDDPT
Nehemiah 10 in the PFNT
Nehemiah 10 in the RMNT
Nehemiah 10 in the SBIAS
Nehemiah 10 in the SBIBS
Nehemiah 10 in the SBIBS2
Nehemiah 10 in the SBICS
Nehemiah 10 in the SBIDS
Nehemiah 10 in the SBIGS
Nehemiah 10 in the SBIHS
Nehemiah 10 in the SBIIS
Nehemiah 10 in the SBIIS2
Nehemiah 10 in the SBIIS3
Nehemiah 10 in the SBIKS
Nehemiah 10 in the SBIKS2
Nehemiah 10 in the SBIMS
Nehemiah 10 in the SBIOS
Nehemiah 10 in the SBIPS
Nehemiah 10 in the SBISS
Nehemiah 10 in the SBITS
Nehemiah 10 in the SBITS2
Nehemiah 10 in the SBITS3
Nehemiah 10 in the SBITS4
Nehemiah 10 in the SBIUS
Nehemiah 10 in the SBIVS
Nehemiah 10 in the SBT
Nehemiah 10 in the SBT1E
Nehemiah 10 in the SCHL
Nehemiah 10 in the SNT
Nehemiah 10 in the SUSU
Nehemiah 10 in the SUSU2
Nehemiah 10 in the SYNO
Nehemiah 10 in the TBIAOTANT
Nehemiah 10 in the TBT1E
Nehemiah 10 in the TBT1E2
Nehemiah 10 in the TFTIP
Nehemiah 10 in the TFTU
Nehemiah 10 in the TGNTATF3T
Nehemiah 10 in the THAI
Nehemiah 10 in the TNFD
Nehemiah 10 in the TNT
Nehemiah 10 in the TNTIK
Nehemiah 10 in the TNTIL
Nehemiah 10 in the TNTIN
Nehemiah 10 in the TNTIP
Nehemiah 10 in the TNTIZ
Nehemiah 10 in the TOMA
Nehemiah 10 in the TTENT
Nehemiah 10 in the UBG
Nehemiah 10 in the UGV
Nehemiah 10 in the UGV2
Nehemiah 10 in the UGV3
Nehemiah 10 in the VBL
Nehemiah 10 in the VDCC
Nehemiah 10 in the YALU
Nehemiah 10 in the YAPE
Nehemiah 10 in the YBVTP
Nehemiah 10 in the ZBP