Proverbs 17 (BOICB)
1 Ọ ka mma ịta iberibe achịcha kpọrọ nkụ ma ịnọ nʼudo adị ya,karịa nʼụlọ jupụtara nʼoke oriri na ịlụ ọgụ. 2 Ohu nwere uche ga-achị nwa nna ya ukwu na-eweta iherema ketakwa oke nʼihe nketa dịka otu nʼime ndị ezinaụlọ ahụ. 3 Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedoma ONYENWE ANYỊ na-anwale obi. 4 Ajọ mmadụ na-aṅa ntị nʼegbugbere ọnụ na-eduhie,onye ụgha na-aṅakwa ntị nye ire na-ekwu okwu ịla nʼiyi. 5 Onye ọbụla na-akwa ogbenye emo ọ bụ Chineke kere ha ka ọ na-elelị anya.Ndị niile na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ihe ike dakwasịrị ha aghaghị ịta ahụhụ. 6 Ụmụ ụmụ bụ okpueze ndị okenye.Nne na nna bụ ịnya isi nke ụmụ ha. 7 Egbugbere ọnụ na-ekwu okwu dị mma abụghị nke onye nzuzu,otu a kwa, egbugbere ọnụ na-agha ụgha ekwesighị ịbụ nke onye na-achị achị. 8 Nʼanya onye na-enye ngarị ọ na-ahụta ya dịka ọgwụ ịrata mmadụ,ha na-eche nʼebe ọbụla ha chere ihu ihe ga-aga nke ọma. 9 Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie,ma onye na-ekwu ihe mere mgbe na mgbe na-ekewa ezi enyi. 10 Ịba mba ntakịrị a baara onye nwere nghọta bara urukarịa narị ụtarị nke a pịara onye nzuzu. 11 Onye ọjọọ na-ebi naanị ndụ nnupu isi megide Chineke.Ọ bụkwa onyeozi nke ọnwụ ka a ga-eziga imegide ya. 12 Ọ ka mma izute nne Bịa a napụrụ ụmụ yakarịa izute onye nzuzu uche ya gbagọrọ agbagọ. 13 Ọ bụrụ na i jiri ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma,ọbụbụ ọnụ dịrị ezinaụlọ gị. 14 Esemokwu malite ọ na-esi ike imedo ya,nʼihi ya ekwela ka ọ malite. 15 Onye na-asị onye ikpe maara na ikpe amaghị ya na-amakwa onye aka ya dị ọcha ikpe, ONYENWE ANYỊ na-akpọ omume abụọ a asị. 16 Uru gịnị ka ego bara nʼaka onye nzuzu;ebe ọ bụ na o nweghị ike ịchọ amamihe. 17 Ezi enyi na-egosi ịhụnanya ya nʼoge ọbụla.Otu a kwa, nwanne na-aba uru nʼoge mkpa. 18 Ọ bụ uche ezughị oke ịnara ụgwọ onye ọzọ ji,si otu a ghọọ onye ji ụgwọ. 19 Onye na-ahụ esemokwu nʼanya hụrụ mmehie nʼanya.Onye na-ewuli ọnụ ụzọ ama ya elu na-akpọ ntipịa oku. 20 Ọ dịghị aga nʼihu bụ onye obi ya gbagọrọ agbagọ.Onye nwere ire nrafu ga-adanye na nsogbu. 21 Ọ bụ naanị iru ụjụ na obi ọjọọdịịrị nna nke nwa ya na-eme ihe nzuzu. 22 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ahụ sie ike,ma mmụọ na-eru ụjụ oge niile na-akpata ọrịa. 23 Onye ajọ omume na-anara ihe ngarị na nzuzoka ọ sụgharịa ikpe ziri ezi isi. 24 Onye nwere nghọta na-eche uche amamihe nʼihe ọ na-eme,ma anya onye nzuzu na-elegharị ruo na nsọtụ nke ụwa. 25 Nwa dị nzuzu na-ewetara nna ya mwute,bụrụkwa nne mụrụ ya ihe ilu. 26 Ọ bụrụ na ịra onye ezi omume nra adịghị mma,nʼezie, ịpịa ndị ọrụ ihe nʼihi ezi ọrụ ha ezighị ezi. 27 Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe,onye mmụọ ya dịkwa jụụ bụ onye nwere nghọta. 28 A ga-agụ onye nzuzu nʼonye maara ihe ma ọ bụrụ na ha gba nkịtị,gụọkwa ha na ndị nwere nghọta ma ọ bụrụ na ha e jide ire ha.
In Other Versions
Proverbs 17 in the ANGEFD
Proverbs 17 in the ANTPNG2D
Proverbs 17 in the AS21
Proverbs 17 in the BAGH
Proverbs 17 in the BBPNG
Proverbs 17 in the BBT1E
Proverbs 17 in the BDS
Proverbs 17 in the BEV
Proverbs 17 in the BHAD
Proverbs 17 in the BIB
Proverbs 17 in the BLPT
Proverbs 17 in the BNT
Proverbs 17 in the BNTABOOT
Proverbs 17 in the BNTLV
Proverbs 17 in the BOATCB
Proverbs 17 in the BOATCB2
Proverbs 17 in the BOBCV
Proverbs 17 in the BOCNT
Proverbs 17 in the BOECS
Proverbs 17 in the BOGWICC
Proverbs 17 in the BOHCB
Proverbs 17 in the BOHCV
Proverbs 17 in the BOHLNT
Proverbs 17 in the BOHNTLTAL
Proverbs 17 in the BOILNTAP
Proverbs 17 in the BOITCV
Proverbs 17 in the BOKCV
Proverbs 17 in the BOKCV2
Proverbs 17 in the BOKHWOG
Proverbs 17 in the BOKSSV
Proverbs 17 in the BOLCB
Proverbs 17 in the BOLCB2
Proverbs 17 in the BOMCV
Proverbs 17 in the BONAV
Proverbs 17 in the BONCB
Proverbs 17 in the BONLT
Proverbs 17 in the BONUT2
Proverbs 17 in the BOPLNT
Proverbs 17 in the BOSCB
Proverbs 17 in the BOSNC
Proverbs 17 in the BOTLNT
Proverbs 17 in the BOVCB
Proverbs 17 in the BOYCB
Proverbs 17 in the BPBB
Proverbs 17 in the BPH
Proverbs 17 in the BSB
Proverbs 17 in the CCB
Proverbs 17 in the CUV
Proverbs 17 in the CUVS
Proverbs 17 in the DBT
Proverbs 17 in the DGDNT
Proverbs 17 in the DHNT
Proverbs 17 in the DNT
Proverbs 17 in the ELBE
Proverbs 17 in the EMTV
Proverbs 17 in the ESV
Proverbs 17 in the FBV
Proverbs 17 in the FEB
Proverbs 17 in the GGMNT
Proverbs 17 in the GNT
Proverbs 17 in the HARY
Proverbs 17 in the HNT
Proverbs 17 in the IRVA
Proverbs 17 in the IRVB
Proverbs 17 in the IRVG
Proverbs 17 in the IRVH
Proverbs 17 in the IRVK
Proverbs 17 in the IRVM
Proverbs 17 in the IRVM2
Proverbs 17 in the IRVO
Proverbs 17 in the IRVP
Proverbs 17 in the IRVT
Proverbs 17 in the IRVT2
Proverbs 17 in the IRVU
Proverbs 17 in the ISVN
Proverbs 17 in the JSNT
Proverbs 17 in the KAPI
Proverbs 17 in the KBT1ETNIK
Proverbs 17 in the KBV
Proverbs 17 in the KJV
Proverbs 17 in the KNFD
Proverbs 17 in the LBA
Proverbs 17 in the LBLA
Proverbs 17 in the LNT
Proverbs 17 in the LSV
Proverbs 17 in the MAAL
Proverbs 17 in the MBV
Proverbs 17 in the MBV2
Proverbs 17 in the MHNT
Proverbs 17 in the MKNFD
Proverbs 17 in the MNG
Proverbs 17 in the MNT
Proverbs 17 in the MNT2
Proverbs 17 in the MRS1T
Proverbs 17 in the NAA
Proverbs 17 in the NASB
Proverbs 17 in the NBLA
Proverbs 17 in the NBS
Proverbs 17 in the NBVTP
Proverbs 17 in the NET2
Proverbs 17 in the NIV11
Proverbs 17 in the NNT
Proverbs 17 in the NNT2
Proverbs 17 in the NNT3
Proverbs 17 in the PDDPT
Proverbs 17 in the PFNT
Proverbs 17 in the RMNT
Proverbs 17 in the SBIAS
Proverbs 17 in the SBIBS
Proverbs 17 in the SBIBS2
Proverbs 17 in the SBICS
Proverbs 17 in the SBIDS
Proverbs 17 in the SBIGS
Proverbs 17 in the SBIHS
Proverbs 17 in the SBIIS
Proverbs 17 in the SBIIS2
Proverbs 17 in the SBIIS3
Proverbs 17 in the SBIKS
Proverbs 17 in the SBIKS2
Proverbs 17 in the SBIMS
Proverbs 17 in the SBIOS
Proverbs 17 in the SBIPS
Proverbs 17 in the SBISS
Proverbs 17 in the SBITS
Proverbs 17 in the SBITS2
Proverbs 17 in the SBITS3
Proverbs 17 in the SBITS4
Proverbs 17 in the SBIUS
Proverbs 17 in the SBIVS
Proverbs 17 in the SBT
Proverbs 17 in the SBT1E
Proverbs 17 in the SCHL
Proverbs 17 in the SNT
Proverbs 17 in the SUSU
Proverbs 17 in the SUSU2
Proverbs 17 in the SYNO
Proverbs 17 in the TBIAOTANT
Proverbs 17 in the TBT1E
Proverbs 17 in the TBT1E2
Proverbs 17 in the TFTIP
Proverbs 17 in the TFTU
Proverbs 17 in the TGNTATF3T
Proverbs 17 in the THAI
Proverbs 17 in the TNFD
Proverbs 17 in the TNT
Proverbs 17 in the TNTIK
Proverbs 17 in the TNTIL
Proverbs 17 in the TNTIN
Proverbs 17 in the TNTIP
Proverbs 17 in the TNTIZ
Proverbs 17 in the TOMA
Proverbs 17 in the TTENT
Proverbs 17 in the UBG
Proverbs 17 in the UGV
Proverbs 17 in the UGV2
Proverbs 17 in the UGV3
Proverbs 17 in the VBL
Proverbs 17 in the VDCC
Proverbs 17 in the YALU
Proverbs 17 in the YAPE
Proverbs 17 in the YBVTP
Proverbs 17 in the ZBP