Proverbs 22 (BOICB)
1 Ihe nhọrọ dị ezi mma ka aha ọma bụ karịa ọtụtụ akụ,ịnata amara ihuọma ka mma karịa ọlaọcha na ọlaedo. 2 Ma ogbenye ma ọgaranya bụ otu nʼihu ONYENWE ANYỊonye kere ha niile. 3 Onye nwere uche na-ahụ nsogbu nke na-abịa nʼihu ma zobe onwe ya,ma onye na-enweghị uche anaghị ele anya, ọ na-adaba nʼime nsogbu ahụ taa ahụhụ so ya. 4 Obi umeala bụ egwu ONYENWE ANYỊ,ụgwọ ọ na-akwụ bụ akụnụba, na nsọpụrụ na ndụ ogologo. 5 Ogwu na igbudu dị nʼụzọ onye na-emebi iwu;ma onye kpọrọ ndụ ya ihe na-asọ ya asọ. 6 Kuziere nwantakịrị ka ọ họrọ ụzọ ziri ezi,mgbe o tolitere ọ ga-anọgide nʼime ya. 7 Dịka ọgaranya si achị ogbenye,otu a kwa ka onye na-ebi ego si bụrụ ohu onye na-ebinye ya ego. 8 Onye na-agha ikpe na-ezighị ezi dịka mkpụrụ, ga-ewe ajọ ihe dịka ihe ubi,mkpanaka nke ikike iwe ha ga-agbajikwa. 9 Onye na-agbasapụ aka enye onyinye ga-abụ onye a gọziri agọzi,nʼihi na ha na ekenyetụ ndị ogbenye nri. 10 Chụpụ onye na-akwa emo, ise okwu ga-akwụsị,e, ịlụ ọgụ na nlelị ga-akwụsịkwa. 11 Onye na-ahụ ịdị ọcha nke obi nʼanya,onye okwu ya jupụtara nʼamara ga-abụ enyi eze. 12 Anya ONYENWE ANYỊ na-echebe ihe ọmụma,ma ọ na-emebi atụmatụ niile nke ndị aghụghọ. 13 Onye umengwụ na-asị, “Ọdụm nọ nʼezi!A ga-egbu m nʼama ọha mmadụ!” 14 Ọnụ nwanyị na-akwa iko bụ oke olulu,nwoke nọ nʼokpuru oke iwe ONYENWE ANYỊ na-adaba nʼime ya. 15 Obi ụmụntakịrị jupụtara nʼenweghị uche,ma apịpịa ịdọ aka na ntị ga-achụpụ ya nʼebe dị anya. 16 Onye na-achọ uru site nʼimegbu onye na-enweghị ike,maọbụ onye na-enye ọgaranya onyinye ga-ebi nʼoke ụkọ. 17 Lezie anya gee ntị nʼokwu niile nke ndị maara ihe,tinye uche gị nʼihe m na-akụzi. 18 Ọ dị ụtọ ma idebe ha nʼobi gị,ma ha dịkwa nʼegbugbere ọnụ gị mgbe niile. 19 Ọ bụ ka ntụkwasị obi gị dị nʼime ONYENWE ANYỊ,ya ka m na-akụziri gị taa, ọbụladị gị onwe gị. 20 Ọ bụ na m edepụtabereghị gị iri ndụmọdụ atọ ndị a,bụ okwu ndụmọdụ na ihe ọmụma? 21 Ha na-ezi gị ihe bụ ikwesi ntụkwasị obi na ikwu eziokwu.Mgbe ahụ ọ bụrụ na-ezie gị sị gị gaa chọta eziokwuị ga-eji ezi ọsịsa lọghachi. 22 Emegbula ogbenye nʼihi na ọ bụ ogbenye.Emegidekwala ya nʼụzọ ikpe. 23 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ ga-ekwuchitere ha ọnụ hama bibiekwa ndị na-emegide ha. 24 Gị na onye na-ewe oke iwe abụla enyi,gị na onye na-ewe iwe ọsịịsọ emekọkwala ihe, 25 ma ọ bụghị ya, i nwere ike ịmụta ndụ ha,si otu a tinye ndụ gị na nsogbu. 26 Abụla onye otu nʼime ndị na-anara ndị mmadụ akaebemaọbụ kwee nkwa ikwu ụgwọ onye ọzọ ji. 27 Nʼihi na ọ bụrụ na i nweghị ego ị ga-eji kwụọ ụgwọ ahụ,a ga-anapụ gị ọ bụladị ihe ndina gị. 28 Ehigharịla oke ala e tinyere site na mgbe ochie.Nke ndị nna ochie gị ha hiwere. 29 Ị hụrụ mmadụ ahụ nke nwere ǹka nʼịrụ ọrụ ya nke ọma?Ọ ga-eguzo nʼihu ndị eze,ọ gaghị eguzo nʼihu ndị a na-amaghị aha ha.
In Other Versions
Proverbs 22 in the ANGEFD
Proverbs 22 in the ANTPNG2D
Proverbs 22 in the AS21
Proverbs 22 in the BAGH
Proverbs 22 in the BBPNG
Proverbs 22 in the BBT1E
Proverbs 22 in the BDS
Proverbs 22 in the BEV
Proverbs 22 in the BHAD
Proverbs 22 in the BIB
Proverbs 22 in the BLPT
Proverbs 22 in the BNT
Proverbs 22 in the BNTABOOT
Proverbs 22 in the BNTLV
Proverbs 22 in the BOATCB
Proverbs 22 in the BOATCB2
Proverbs 22 in the BOBCV
Proverbs 22 in the BOCNT
Proverbs 22 in the BOECS
Proverbs 22 in the BOGWICC
Proverbs 22 in the BOHCB
Proverbs 22 in the BOHCV
Proverbs 22 in the BOHLNT
Proverbs 22 in the BOHNTLTAL
Proverbs 22 in the BOILNTAP
Proverbs 22 in the BOITCV
Proverbs 22 in the BOKCV
Proverbs 22 in the BOKCV2
Proverbs 22 in the BOKHWOG
Proverbs 22 in the BOKSSV
Proverbs 22 in the BOLCB
Proverbs 22 in the BOLCB2
Proverbs 22 in the BOMCV
Proverbs 22 in the BONAV
Proverbs 22 in the BONCB
Proverbs 22 in the BONLT
Proverbs 22 in the BONUT2
Proverbs 22 in the BOPLNT
Proverbs 22 in the BOSCB
Proverbs 22 in the BOSNC
Proverbs 22 in the BOTLNT
Proverbs 22 in the BOVCB
Proverbs 22 in the BOYCB
Proverbs 22 in the BPBB
Proverbs 22 in the BPH
Proverbs 22 in the BSB
Proverbs 22 in the CCB
Proverbs 22 in the CUV
Proverbs 22 in the CUVS
Proverbs 22 in the DBT
Proverbs 22 in the DGDNT
Proverbs 22 in the DHNT
Proverbs 22 in the DNT
Proverbs 22 in the ELBE
Proverbs 22 in the EMTV
Proverbs 22 in the ESV
Proverbs 22 in the FBV
Proverbs 22 in the FEB
Proverbs 22 in the GGMNT
Proverbs 22 in the GNT
Proverbs 22 in the HARY
Proverbs 22 in the HNT
Proverbs 22 in the IRVA
Proverbs 22 in the IRVB
Proverbs 22 in the IRVG
Proverbs 22 in the IRVH
Proverbs 22 in the IRVK
Proverbs 22 in the IRVM
Proverbs 22 in the IRVM2
Proverbs 22 in the IRVO
Proverbs 22 in the IRVP
Proverbs 22 in the IRVT
Proverbs 22 in the IRVT2
Proverbs 22 in the IRVU
Proverbs 22 in the ISVN
Proverbs 22 in the JSNT
Proverbs 22 in the KAPI
Proverbs 22 in the KBT1ETNIK
Proverbs 22 in the KBV
Proverbs 22 in the KJV
Proverbs 22 in the KNFD
Proverbs 22 in the LBA
Proverbs 22 in the LBLA
Proverbs 22 in the LNT
Proverbs 22 in the LSV
Proverbs 22 in the MAAL
Proverbs 22 in the MBV
Proverbs 22 in the MBV2
Proverbs 22 in the MHNT
Proverbs 22 in the MKNFD
Proverbs 22 in the MNG
Proverbs 22 in the MNT
Proverbs 22 in the MNT2
Proverbs 22 in the MRS1T
Proverbs 22 in the NAA
Proverbs 22 in the NASB
Proverbs 22 in the NBLA
Proverbs 22 in the NBS
Proverbs 22 in the NBVTP
Proverbs 22 in the NET2
Proverbs 22 in the NIV11
Proverbs 22 in the NNT
Proverbs 22 in the NNT2
Proverbs 22 in the NNT3
Proverbs 22 in the PDDPT
Proverbs 22 in the PFNT
Proverbs 22 in the RMNT
Proverbs 22 in the SBIAS
Proverbs 22 in the SBIBS
Proverbs 22 in the SBIBS2
Proverbs 22 in the SBICS
Proverbs 22 in the SBIDS
Proverbs 22 in the SBIGS
Proverbs 22 in the SBIHS
Proverbs 22 in the SBIIS
Proverbs 22 in the SBIIS2
Proverbs 22 in the SBIIS3
Proverbs 22 in the SBIKS
Proverbs 22 in the SBIKS2
Proverbs 22 in the SBIMS
Proverbs 22 in the SBIOS
Proverbs 22 in the SBIPS
Proverbs 22 in the SBISS
Proverbs 22 in the SBITS
Proverbs 22 in the SBITS2
Proverbs 22 in the SBITS3
Proverbs 22 in the SBITS4
Proverbs 22 in the SBIUS
Proverbs 22 in the SBIVS
Proverbs 22 in the SBT
Proverbs 22 in the SBT1E
Proverbs 22 in the SCHL
Proverbs 22 in the SNT
Proverbs 22 in the SUSU
Proverbs 22 in the SUSU2
Proverbs 22 in the SYNO
Proverbs 22 in the TBIAOTANT
Proverbs 22 in the TBT1E
Proverbs 22 in the TBT1E2
Proverbs 22 in the TFTIP
Proverbs 22 in the TFTU
Proverbs 22 in the TGNTATF3T
Proverbs 22 in the THAI
Proverbs 22 in the TNFD
Proverbs 22 in the TNT
Proverbs 22 in the TNTIK
Proverbs 22 in the TNTIL
Proverbs 22 in the TNTIN
Proverbs 22 in the TNTIP
Proverbs 22 in the TNTIZ
Proverbs 22 in the TOMA
Proverbs 22 in the TTENT
Proverbs 22 in the UBG
Proverbs 22 in the UGV
Proverbs 22 in the UGV2
Proverbs 22 in the UGV3
Proverbs 22 in the VBL
Proverbs 22 in the VDCC
Proverbs 22 in the YALU
Proverbs 22 in the YAPE
Proverbs 22 in the YBVTP
Proverbs 22 in the ZBP