Proverbs 23 (BOICB)
1 Mgbe gị na onye na-achị achị nọdụrụ irikọ nri,lezie ihe dị nʼihu gị anya, 2 tụkwasị mma nʼakpịrị gị,ma ọ bụrụ na ị bụ onye iri oke nri na-atọ ụtọ. 3 Achọsila nri ụtọ ya ike,nʼihi na nri ahụ bụ nri aghụghọ. 4 Adọgbula onwe gị nʼọrụ maka ịbụ ọgaranya,atụkwasịla obi na nghọta gị. 5 Nʼihi na akụ nwere ike ifunʼotu ntabi anya dịka a ga-asịna ha nwere nku dịka nnụnụ ugo. 6 Erila nri onye aka ntagide na-enye gị.Nri ụtọ ya agụkwala gị agụ. 7 Nʼihi na ọ bụ ụdị mmadụ ahụna-eche ọnụahịa ihe ọ na-emefuru gị.Ọ na-asị gị, “Rie ihe, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ,”ma obi ya adịghị nʼebe ị nọ. 8 Ị ga-agbọkwa nke ntakịrị ahụ i ririmgbe ahụ, okwu ọma ahụ niile i kwuru banyere ya ga-abụ ihe efu. 9 Atụfula ume gị ịgwa onye nzuzu okwu,nʼihi na ọ ga-eleda okwu i sitere nʼezi uche kwuo anya. 10 Anarala nwa na-enweghị nne na nna ala yasite nʼihigharị oke ala e gwunyere site nʼoge gara aga, 11 nʼihi na onye mgbapụta ha dị ike;ya onwe ya ga-ekwuchitere ha ọnụ ha. 12 Tinye uche gị nʼịdọ aka na ntị;gekwaa ntị nụrụ okwu ihe ọmụma niile. 13 Ahapụla ịdọ ụmụ gị aka na ntị.Ha agaghị anwụ nʼihi na ị tiri ha ihe. 14 Jiri mkpara tie ya ihema zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ. 15 Nwa m, aga m aṅụrị ọṅụ nke ukwuuma ọ bụrụ na ị ghọọ onye maara ihe. 16 Mkpụrụobi m ga-aṅụrị ọṅụmgbe egbugbere ọnụ gị abụọ kwuru ihe ziri ezi. 17 Ekwela ka obi gị kwosa ndị mmehie ekworo,kama nọgide nʼịnụ ọkụ nʼobi nʼịtụ egwu ONYENWE ANYỊ mgbe niile, 18 nʼihi na i nwere ọtụtụ ihe ọma nʼihu gị.Olileanya dị ukwuu dịrị gị. 19 Nwa m, nwee uche,gbasookwa ụzọ Chineke. 20 Anọla nʼetiti ndị na-aṅụbiga mmanya oke,na ndị iri oke oriri na-atọ ụtọ, 21 nʼihi na ihe niile ga-akọ ha.Ọ bụkwa nkịrịnka akwa ka onye oke ụra na-eyi nʼahụ. 22 Ṅaa ntị nʼịdọ aka na ntị nna gị,akpọkwala ịdọ aka na ntị nne gị bụ agadi nwanyị asị. 23 Zụta eziokwu, erekwala ya,zụtakwa amamihe, ntụziaka, na nghọta. 24 Nna onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ.Ọ bụkwa ihe oke ọṅụ inweta nwa maara ihe. 25 Ka nne na nna gị nwee obi ụtọ.Ka onye mụrụ gị ṅụrịa. 26 Nwa m, nye m obi gịka ụzọ m niile nyekwa anya gị ọṅụ. 27 Nʼihi na onye akwụna bụ olulu miri emi,nwanyị nwe di na-akwa iko bụ olulu mmiri dị warawara. 28 Dịka onye ohi ka ọ na-echerena-emekwa ka ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi baa ụba nʼetiti ụmụ nwoke. 29 Onye ka obi ya jupụtara nʼahụhụ? Onye nọ na iru ụjụ?Olee onye nwere esemokwu? Onye nwere ọtụtụ ihe mkpesa?Onye nwere mmerụ ahụ nke na-abaghị uru? Onye nwere anya nke na-acha ọbara ọbara? 30 Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya,onye na-aga ịchọpụta mmanya agwara agwa. 31 Elekwasịla mmanya anya mgbe ọ na-acha ọbara ọbara,mgbe ọ na-ezipụta ọdịdị ya nʼikomgbe ọ na-asụgharị nke ọma nʼime iko. 32 Nʼikpeazụ, ọ na-ata dịka agwọna-atụkwa dịka ajụala. 33 Anya gị abụọ ga-ahụ ihe ị na-amaghị isi ya na ọdụ ya,obi gị ga-atụlekwa ihe ndị na-agbagwoju anya. 34 Ị ga-adị ka onye na-edina nʼetiti oke osimiri,nke na-edinakwa nʼelu ụdọ nʼejide ụgbọ. 35 Ị ga-asị, “Ha tiri m ihe, ma emerụghị m ahụ.Ha pịara m ihe, ma amaghị m.Olee mgbe m ga-eteta,ka m pụọ ga chọọ mmanya ọzọ?”
In Other Versions
Proverbs 23 in the ANGEFD
Proverbs 23 in the ANTPNG2D
Proverbs 23 in the AS21
Proverbs 23 in the BAGH
Proverbs 23 in the BBPNG
Proverbs 23 in the BBT1E
Proverbs 23 in the BDS
Proverbs 23 in the BEV
Proverbs 23 in the BHAD
Proverbs 23 in the BIB
Proverbs 23 in the BLPT
Proverbs 23 in the BNT
Proverbs 23 in the BNTABOOT
Proverbs 23 in the BNTLV
Proverbs 23 in the BOATCB
Proverbs 23 in the BOATCB2
Proverbs 23 in the BOBCV
Proverbs 23 in the BOCNT
Proverbs 23 in the BOECS
Proverbs 23 in the BOGWICC
Proverbs 23 in the BOHCB
Proverbs 23 in the BOHCV
Proverbs 23 in the BOHLNT
Proverbs 23 in the BOHNTLTAL
Proverbs 23 in the BOILNTAP
Proverbs 23 in the BOITCV
Proverbs 23 in the BOKCV
Proverbs 23 in the BOKCV2
Proverbs 23 in the BOKHWOG
Proverbs 23 in the BOKSSV
Proverbs 23 in the BOLCB
Proverbs 23 in the BOLCB2
Proverbs 23 in the BOMCV
Proverbs 23 in the BONAV
Proverbs 23 in the BONCB
Proverbs 23 in the BONLT
Proverbs 23 in the BONUT2
Proverbs 23 in the BOPLNT
Proverbs 23 in the BOSCB
Proverbs 23 in the BOSNC
Proverbs 23 in the BOTLNT
Proverbs 23 in the BOVCB
Proverbs 23 in the BOYCB
Proverbs 23 in the BPBB
Proverbs 23 in the BPH
Proverbs 23 in the BSB
Proverbs 23 in the CCB
Proverbs 23 in the CUV
Proverbs 23 in the CUVS
Proverbs 23 in the DBT
Proverbs 23 in the DGDNT
Proverbs 23 in the DHNT
Proverbs 23 in the DNT
Proverbs 23 in the ELBE
Proverbs 23 in the EMTV
Proverbs 23 in the ESV
Proverbs 23 in the FBV
Proverbs 23 in the FEB
Proverbs 23 in the GGMNT
Proverbs 23 in the GNT
Proverbs 23 in the HARY
Proverbs 23 in the HNT
Proverbs 23 in the IRVA
Proverbs 23 in the IRVB
Proverbs 23 in the IRVG
Proverbs 23 in the IRVH
Proverbs 23 in the IRVK
Proverbs 23 in the IRVM
Proverbs 23 in the IRVM2
Proverbs 23 in the IRVO
Proverbs 23 in the IRVP
Proverbs 23 in the IRVT
Proverbs 23 in the IRVT2
Proverbs 23 in the IRVU
Proverbs 23 in the ISVN
Proverbs 23 in the JSNT
Proverbs 23 in the KAPI
Proverbs 23 in the KBT1ETNIK
Proverbs 23 in the KBV
Proverbs 23 in the KJV
Proverbs 23 in the KNFD
Proverbs 23 in the LBA
Proverbs 23 in the LBLA
Proverbs 23 in the LNT
Proverbs 23 in the LSV
Proverbs 23 in the MAAL
Proverbs 23 in the MBV
Proverbs 23 in the MBV2
Proverbs 23 in the MHNT
Proverbs 23 in the MKNFD
Proverbs 23 in the MNG
Proverbs 23 in the MNT
Proverbs 23 in the MNT2
Proverbs 23 in the MRS1T
Proverbs 23 in the NAA
Proverbs 23 in the NASB
Proverbs 23 in the NBLA
Proverbs 23 in the NBS
Proverbs 23 in the NBVTP
Proverbs 23 in the NET2
Proverbs 23 in the NIV11
Proverbs 23 in the NNT
Proverbs 23 in the NNT2
Proverbs 23 in the NNT3
Proverbs 23 in the PDDPT
Proverbs 23 in the PFNT
Proverbs 23 in the RMNT
Proverbs 23 in the SBIAS
Proverbs 23 in the SBIBS
Proverbs 23 in the SBIBS2
Proverbs 23 in the SBICS
Proverbs 23 in the SBIDS
Proverbs 23 in the SBIGS
Proverbs 23 in the SBIHS
Proverbs 23 in the SBIIS
Proverbs 23 in the SBIIS2
Proverbs 23 in the SBIIS3
Proverbs 23 in the SBIKS
Proverbs 23 in the SBIKS2
Proverbs 23 in the SBIMS
Proverbs 23 in the SBIOS
Proverbs 23 in the SBIPS
Proverbs 23 in the SBISS
Proverbs 23 in the SBITS
Proverbs 23 in the SBITS2
Proverbs 23 in the SBITS3
Proverbs 23 in the SBITS4
Proverbs 23 in the SBIUS
Proverbs 23 in the SBIVS
Proverbs 23 in the SBT
Proverbs 23 in the SBT1E
Proverbs 23 in the SCHL
Proverbs 23 in the SNT
Proverbs 23 in the SUSU
Proverbs 23 in the SUSU2
Proverbs 23 in the SYNO
Proverbs 23 in the TBIAOTANT
Proverbs 23 in the TBT1E
Proverbs 23 in the TBT1E2
Proverbs 23 in the TFTIP
Proverbs 23 in the TFTU
Proverbs 23 in the TGNTATF3T
Proverbs 23 in the THAI
Proverbs 23 in the TNFD
Proverbs 23 in the TNT
Proverbs 23 in the TNTIK
Proverbs 23 in the TNTIL
Proverbs 23 in the TNTIN
Proverbs 23 in the TNTIP
Proverbs 23 in the TNTIZ
Proverbs 23 in the TOMA
Proverbs 23 in the TTENT
Proverbs 23 in the UBG
Proverbs 23 in the UGV
Proverbs 23 in the UGV2
Proverbs 23 in the UGV3
Proverbs 23 in the VBL
Proverbs 23 in the VDCC
Proverbs 23 in the YALU
Proverbs 23 in the YAPE
Proverbs 23 in the YBVTP
Proverbs 23 in the ZBP