Proverbs 28 (BOICB)
1 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe onye ọbụla na-adịghị achụ ha,ma ndị ezi omume na-enwe ntụkwasị obi dịka ọdụm. 2 Mgbe njehie dị nʼobodo dị ọtụtụ, o nwere ọtụtụ ndịisi,ma onyeisi nwere ezi nghọta na ihe ọmụma ga-eme ka udo na-adịgide ogologo oge. 3 Onye na-achị achị nke na-emegbu ndị ogbenye,bụ mmiri ozuzo nke na-azachapụ ihe niile mee ka nri ghara ịdị. 4 Onye na-adịghị asọpụrụ iwu na-eto ndị ajọ omume,ma ndị na-edebe ihe iwu kwuru na-ebu agha megide ha. 5 Ndị ajọ omume adịghị aghọta uru ikpe ziri ezi bara,ma ndị na-eso ONYENWE ANYỊ na-aghọta ihe bụ uru ya. 6 Ọ kaara gị mma ịbụ nwa ogbenye na onye eziokwukarịa na ị bụ ọgaranya na eze aghụghọ. 7 Ụmụ okorobịa nwere nghọta na-eme ihe iwu kwuru,ma nwa nke ya na ndị oke oriri bụ enyi na-emenye nna ya ihere. 8 Onye na-eme ka akụ ya baa ụba site na ịnara ụma maọbụ ọmụrụnwa nʼaka onye ogbenye,na-ekpokọta ya nye onye ọzọ, onye na-emere ndị ogbenye ebere. 9 Onye na-ewezuga ntị ya site nʼebe iwu m dị,ọ bụladị ekpere ha bụ ihe arụ. 10 Onye ọbụla na-eduhie ndị ziri ezi nʼụzọ ihe ọjọọ,ga-adaba nʼọnya ahụ ha onwe ha gbara,ma ndị na-enweghị ịta ụta ga-anata ezi ihe nketa. 11 Nʼanya nke onwe ya, onye ọgaranya na-agụ onwe ya dịka onye maara ihe,ma nʼezie, onye ogbenye nwere nghọta na-enyochapụta amaghị ihe nke onye ọgaranya. 12 Mgbe ihe na-agara ndị ezi omume nke ọma, onye ọbụla na-aṅụrị ọṅụ,ma onye ọbụla na-ezo onwe ya mgbe onye na-emebi iwu na-aga nʼihu. 13 Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya.Ma onye na-ekwupụta mmehie ya hapụkwa ha, ka a ga-emere ebere. 14 Ngọzị na-adịrị mmadụ ahụ na-atụ egwu Chineke,ma onye na-enupu isi na-etinye onwe ya na nsogbu. 15 Dịka ọdụm na-agbọ ụja maọbụ nne bịa na-achụ mmadụotu a ka onye ọchịchị ọjọọ nke na-achị ndị na-enweghị ike dị. 16 Ọ bụ naanị eze na-amaghị ihe ga-akpagbu ndị ya;ma eze ga-achị ogologo oge bụ eze kpọrọ iri ngarị asị. 17 Obi ogbu mmadụ ga na-ama ya ikperuo ala mmụọ.Ka onye ọbụla ghara inyere ya aka. 18 Onye na-eje ije na-enweghị ịta ụta ka a na-echebe,ma onye ụzọ ya gbagọrọ agbagọ ga-adaba nʼolulu. 19 Onye na-arụ ala ubi ya ga-enwe nri nʼebe ọ bara ụba,ma onye na-agbaso ihe efu dị iche iche, ụbịam ga-eju ya afọ. 20 Onye ọbụla nke kwesiri ntụkwasị obi ga-enweta ọtụtụ ngọzị,ma nwoke ahụ na-achọ ịbụ ọgaranya ngwangwa aghaghị inweta ntaramahụhụ. 21 Ile mmadụ anya nʼihu nʼoge ikpe jọgburu onwe ya.Ma ụfọdụ ndị ikpe na-eme ihe na-ezighị ezi, ọ bụladị, nʼihi iberibe nri. 22 Onye aka ntagide ọ na-anụ ọkụ nʼobi ịghọ ọgaranyaamaghị na ụkpa nọ na-eche ya. 23 Onye ọbụla na-abara mmadụ mba, nʼikpeazụ ga-enweta amarakarịa onye ahụ na-aja mmadụ ibe ya mma ire ụtọ. 24 Nwoke na-ezu nne na nna ya ohi ma na-asịkwa,“Olee ihe ọjọọ dị na ya?”Onye dị otu a bụ nnọọ enyi ndị mbibi. 25 Ndị oke ọchịchọ na-akpali ise okwu,ma ndị na-atụkwasị ONYENWE ANYỊ obi na-enwe ọganihu. 26 Nwoke ahụ na-atụkwasị onwe ya obi bụ onye nzuzu!Ma ndị na-agbaso amamihe Chineke, aka adịghị akpa ha. 27 Ọ bụrụ na i nye ogbenye, a ga-egboro gị mkpa gị.Ma ọbụbụ ọnụ dịrị ndị ahụ na-ekpuchi anya ha nʼebe ndị ogbenye nọ. 28 Mgbe ndị ajọ omume na-aga nʼihu, ndị ezi omume na-ezo onwe ha,ma mgbe ha nʼala nʼiyi, ndị ezi omume nʼaba ụba.
In Other Versions
Proverbs 28 in the ANGEFD
Proverbs 28 in the ANTPNG2D
Proverbs 28 in the AS21
Proverbs 28 in the BAGH
Proverbs 28 in the BBPNG
Proverbs 28 in the BBT1E
Proverbs 28 in the BDS
Proverbs 28 in the BEV
Proverbs 28 in the BHAD
Proverbs 28 in the BIB
Proverbs 28 in the BLPT
Proverbs 28 in the BNT
Proverbs 28 in the BNTABOOT
Proverbs 28 in the BNTLV
Proverbs 28 in the BOATCB
Proverbs 28 in the BOATCB2
Proverbs 28 in the BOBCV
Proverbs 28 in the BOCNT
Proverbs 28 in the BOECS
Proverbs 28 in the BOGWICC
Proverbs 28 in the BOHCB
Proverbs 28 in the BOHCV
Proverbs 28 in the BOHLNT
Proverbs 28 in the BOHNTLTAL
Proverbs 28 in the BOILNTAP
Proverbs 28 in the BOITCV
Proverbs 28 in the BOKCV
Proverbs 28 in the BOKCV2
Proverbs 28 in the BOKHWOG
Proverbs 28 in the BOKSSV
Proverbs 28 in the BOLCB
Proverbs 28 in the BOLCB2
Proverbs 28 in the BOMCV
Proverbs 28 in the BONAV
Proverbs 28 in the BONCB
Proverbs 28 in the BONLT
Proverbs 28 in the BONUT2
Proverbs 28 in the BOPLNT
Proverbs 28 in the BOSCB
Proverbs 28 in the BOSNC
Proverbs 28 in the BOTLNT
Proverbs 28 in the BOVCB
Proverbs 28 in the BOYCB
Proverbs 28 in the BPBB
Proverbs 28 in the BPH
Proverbs 28 in the BSB
Proverbs 28 in the CCB
Proverbs 28 in the CUV
Proverbs 28 in the CUVS
Proverbs 28 in the DBT
Proverbs 28 in the DGDNT
Proverbs 28 in the DHNT
Proverbs 28 in the DNT
Proverbs 28 in the ELBE
Proverbs 28 in the EMTV
Proverbs 28 in the ESV
Proverbs 28 in the FBV
Proverbs 28 in the FEB
Proverbs 28 in the GGMNT
Proverbs 28 in the GNT
Proverbs 28 in the HARY
Proverbs 28 in the HNT
Proverbs 28 in the IRVA
Proverbs 28 in the IRVB
Proverbs 28 in the IRVG
Proverbs 28 in the IRVH
Proverbs 28 in the IRVK
Proverbs 28 in the IRVM
Proverbs 28 in the IRVM2
Proverbs 28 in the IRVO
Proverbs 28 in the IRVP
Proverbs 28 in the IRVT
Proverbs 28 in the IRVT2
Proverbs 28 in the IRVU
Proverbs 28 in the ISVN
Proverbs 28 in the JSNT
Proverbs 28 in the KAPI
Proverbs 28 in the KBT1ETNIK
Proverbs 28 in the KBV
Proverbs 28 in the KJV
Proverbs 28 in the KNFD
Proverbs 28 in the LBA
Proverbs 28 in the LBLA
Proverbs 28 in the LNT
Proverbs 28 in the LSV
Proverbs 28 in the MAAL
Proverbs 28 in the MBV
Proverbs 28 in the MBV2
Proverbs 28 in the MHNT
Proverbs 28 in the MKNFD
Proverbs 28 in the MNG
Proverbs 28 in the MNT
Proverbs 28 in the MNT2
Proverbs 28 in the MRS1T
Proverbs 28 in the NAA
Proverbs 28 in the NASB
Proverbs 28 in the NBLA
Proverbs 28 in the NBS
Proverbs 28 in the NBVTP
Proverbs 28 in the NET2
Proverbs 28 in the NIV11
Proverbs 28 in the NNT
Proverbs 28 in the NNT2
Proverbs 28 in the NNT3
Proverbs 28 in the PDDPT
Proverbs 28 in the PFNT
Proverbs 28 in the RMNT
Proverbs 28 in the SBIAS
Proverbs 28 in the SBIBS
Proverbs 28 in the SBIBS2
Proverbs 28 in the SBICS
Proverbs 28 in the SBIDS
Proverbs 28 in the SBIGS
Proverbs 28 in the SBIHS
Proverbs 28 in the SBIIS
Proverbs 28 in the SBIIS2
Proverbs 28 in the SBIIS3
Proverbs 28 in the SBIKS
Proverbs 28 in the SBIKS2
Proverbs 28 in the SBIMS
Proverbs 28 in the SBIOS
Proverbs 28 in the SBIPS
Proverbs 28 in the SBISS
Proverbs 28 in the SBITS
Proverbs 28 in the SBITS2
Proverbs 28 in the SBITS3
Proverbs 28 in the SBITS4
Proverbs 28 in the SBIUS
Proverbs 28 in the SBIVS
Proverbs 28 in the SBT
Proverbs 28 in the SBT1E
Proverbs 28 in the SCHL
Proverbs 28 in the SNT
Proverbs 28 in the SUSU
Proverbs 28 in the SUSU2
Proverbs 28 in the SYNO
Proverbs 28 in the TBIAOTANT
Proverbs 28 in the TBT1E
Proverbs 28 in the TBT1E2
Proverbs 28 in the TFTIP
Proverbs 28 in the TFTU
Proverbs 28 in the TGNTATF3T
Proverbs 28 in the THAI
Proverbs 28 in the TNFD
Proverbs 28 in the TNT
Proverbs 28 in the TNTIK
Proverbs 28 in the TNTIL
Proverbs 28 in the TNTIN
Proverbs 28 in the TNTIP
Proverbs 28 in the TNTIZ
Proverbs 28 in the TOMA
Proverbs 28 in the TTENT
Proverbs 28 in the UBG
Proverbs 28 in the UGV
Proverbs 28 in the UGV2
Proverbs 28 in the UGV3
Proverbs 28 in the VBL
Proverbs 28 in the VDCC
Proverbs 28 in the YALU
Proverbs 28 in the YAPE
Proverbs 28 in the YBVTP
Proverbs 28 in the ZBP