Proverbs 5 (BOICB)
1 Nwa m, ṅaa ntị nʼokwu amamihe m,gee ntị nʼokwu nghọta m ndị a. 2 Lezie anya, ka i debe izuzu dị iche iche,ka egbugbere ọnụ gị na-echebekwa ihe ọmụma. 3 Nʼihi na egbugbere ọnụ nwanyị na-akwa iko na-atọ ka mmanụ aṅụ,okwu ọnụ ya na-akwọ mụrụmụrụ karịa mmanụ. 4 Ma nʼikpeazụ, ọ na-elu ilu dịka oluiludịkwa nkọ ka mma agha ihu abụọ. 5 Ụkwụ ya abụọ na-arịdaru nʼọnwụ,nzọ ụkwụ ya abụọ na-eje nʼụzọ ọkụ ala mmụọ. 6 Nʼihi na ọ dịghị agbaso ụzọ kwesiri ndụ;ụzọ ya gbagọrọ agbagọ, ma ọ maghị nke a. 7 Ugbu a ụmụ m, geenụ m ntị,unu esikwala nʼokwu niile nke ọnụ m wezuga onwe unu. 8 Gbaara nwanyị dị otu a ọsọ!Ejekwala ọnụ ụzọ ụlọ ya nso, 9 ka ị ghara ire ugwu gị nʼebe ndị ọzọ nọ,maọbụ were ndụ gị tinye nʼaka ndị na-enweghị obi ebere. 10 Ka ndị ọbịa ghara inwe oke oriri nʼelu akụ gị,ka ihe niile ị dọgburu onwe gị nʼọrụ ịkpata gharakwa imejupụta ụlọ onye ọzọ. 11 Ka ị gharakwa ịsụ ude nʼikpeazụmgbe ọrịa ga-eripịa ọkpụkpụ gị na anụ ahụ gị. 12 Mgbe ị ga-asị, Lee ka m si kpọọ ịdọ aka na ntị asị!“Leekwa ka obi m si lelịa iba mba anya! 13 Egeghị m ntị nʼozizi nke ndị nkuzi mmaọbụ nabata ndụmọdụ nke ndị ndụmọdụ m. 14 Nʼihi na ugbu a, abịaruola m na mbibinʼihu ọha mmadụ niile.” 15 Ṅụọ naanị mmiri nke si nʼite mmiri gị;mmiri dị mma nke si nʼolulu mmiri gị. 16 Gịnị mere ị ga-eji kwe ka isi mmiri gị sọọ nʼokporoụzọ,ka mmiri nke aka gị sọọ nʼama? 17 Kwee ka ha bụrụ nke naanị gị,nke onye ọbịa na-agaghị enwe oke nʼime ya. 18 Kwere ka ịbụ nwoke gị bụrụ ngọzị nye gị;ṅụrịakwa ọṅụ nʼihi nwunye nke ị lụtara nʼokorobịa gị. 19 Nne anụ nke na-ahụ nʼanya, dịka ele mara mma,ka ara dị ya nʼobi zuore gị,ka ịhụnanya ya na-enye gị obi ụtọ mgbe ọbụla. 20 Gịnị ka ị na-achọ nʼahụ nwanyị na-akwa iko?Gịnị mere i ji na-amaku nwunye onye ọzọ obi? 21 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ na-ele gị anya,ihe niile ị na-eme ka ọ na-ahụ. 22 Onye na-emebi iwu na-esite na mmehie ya laa onwe ya nʼiyi;mmehie ndị a bụ ụdọ nke na-ejide ya. 23 Ọ ga-anwụ nʼihi na ọ nabataghị ịdọ aka na ntị;ọ bụkwa nzuzu ya dufuru ya.
In Other Versions
Proverbs 5 in the ANGEFD
Proverbs 5 in the ANTPNG2D
Proverbs 5 in the AS21
Proverbs 5 in the BAGH
Proverbs 5 in the BBPNG
Proverbs 5 in the BBT1E
Proverbs 5 in the BDS
Proverbs 5 in the BEV
Proverbs 5 in the BHAD
Proverbs 5 in the BIB
Proverbs 5 in the BLPT
Proverbs 5 in the BNT
Proverbs 5 in the BNTABOOT
Proverbs 5 in the BNTLV
Proverbs 5 in the BOATCB
Proverbs 5 in the BOATCB2
Proverbs 5 in the BOBCV
Proverbs 5 in the BOCNT
Proverbs 5 in the BOECS
Proverbs 5 in the BOGWICC
Proverbs 5 in the BOHCB
Proverbs 5 in the BOHCV
Proverbs 5 in the BOHLNT
Proverbs 5 in the BOHNTLTAL
Proverbs 5 in the BOILNTAP
Proverbs 5 in the BOITCV
Proverbs 5 in the BOKCV
Proverbs 5 in the BOKCV2
Proverbs 5 in the BOKHWOG
Proverbs 5 in the BOKSSV
Proverbs 5 in the BOLCB
Proverbs 5 in the BOLCB2
Proverbs 5 in the BOMCV
Proverbs 5 in the BONAV
Proverbs 5 in the BONCB
Proverbs 5 in the BONLT
Proverbs 5 in the BONUT2
Proverbs 5 in the BOPLNT
Proverbs 5 in the BOSCB
Proverbs 5 in the BOSNC
Proverbs 5 in the BOTLNT
Proverbs 5 in the BOVCB
Proverbs 5 in the BOYCB
Proverbs 5 in the BPBB
Proverbs 5 in the BPH
Proverbs 5 in the BSB
Proverbs 5 in the CCB
Proverbs 5 in the CUV
Proverbs 5 in the CUVS
Proverbs 5 in the DBT
Proverbs 5 in the DGDNT
Proverbs 5 in the DHNT
Proverbs 5 in the DNT
Proverbs 5 in the ELBE
Proverbs 5 in the EMTV
Proverbs 5 in the ESV
Proverbs 5 in the FBV
Proverbs 5 in the FEB
Proverbs 5 in the GGMNT
Proverbs 5 in the GNT
Proverbs 5 in the HARY
Proverbs 5 in the HNT
Proverbs 5 in the IRVA
Proverbs 5 in the IRVB
Proverbs 5 in the IRVG
Proverbs 5 in the IRVH
Proverbs 5 in the IRVK
Proverbs 5 in the IRVM
Proverbs 5 in the IRVM2
Proverbs 5 in the IRVO
Proverbs 5 in the IRVP
Proverbs 5 in the IRVT
Proverbs 5 in the IRVT2
Proverbs 5 in the IRVU
Proverbs 5 in the ISVN
Proverbs 5 in the JSNT
Proverbs 5 in the KAPI
Proverbs 5 in the KBT1ETNIK
Proverbs 5 in the KBV
Proverbs 5 in the KJV
Proverbs 5 in the KNFD
Proverbs 5 in the LBA
Proverbs 5 in the LBLA
Proverbs 5 in the LNT
Proverbs 5 in the LSV
Proverbs 5 in the MAAL
Proverbs 5 in the MBV
Proverbs 5 in the MBV2
Proverbs 5 in the MHNT
Proverbs 5 in the MKNFD
Proverbs 5 in the MNG
Proverbs 5 in the MNT
Proverbs 5 in the MNT2
Proverbs 5 in the MRS1T
Proverbs 5 in the NAA
Proverbs 5 in the NASB
Proverbs 5 in the NBLA
Proverbs 5 in the NBS
Proverbs 5 in the NBVTP
Proverbs 5 in the NET2
Proverbs 5 in the NIV11
Proverbs 5 in the NNT
Proverbs 5 in the NNT2
Proverbs 5 in the NNT3
Proverbs 5 in the PDDPT
Proverbs 5 in the PFNT
Proverbs 5 in the RMNT
Proverbs 5 in the SBIAS
Proverbs 5 in the SBIBS
Proverbs 5 in the SBIBS2
Proverbs 5 in the SBICS
Proverbs 5 in the SBIDS
Proverbs 5 in the SBIGS
Proverbs 5 in the SBIHS
Proverbs 5 in the SBIIS
Proverbs 5 in the SBIIS2
Proverbs 5 in the SBIIS3
Proverbs 5 in the SBIKS
Proverbs 5 in the SBIKS2
Proverbs 5 in the SBIMS
Proverbs 5 in the SBIOS
Proverbs 5 in the SBIPS
Proverbs 5 in the SBISS
Proverbs 5 in the SBITS
Proverbs 5 in the SBITS2
Proverbs 5 in the SBITS3
Proverbs 5 in the SBITS4
Proverbs 5 in the SBIUS
Proverbs 5 in the SBIVS
Proverbs 5 in the SBT
Proverbs 5 in the SBT1E
Proverbs 5 in the SCHL
Proverbs 5 in the SNT
Proverbs 5 in the SUSU
Proverbs 5 in the SUSU2
Proverbs 5 in the SYNO
Proverbs 5 in the TBIAOTANT
Proverbs 5 in the TBT1E
Proverbs 5 in the TBT1E2
Proverbs 5 in the TFTIP
Proverbs 5 in the TFTU
Proverbs 5 in the TGNTATF3T
Proverbs 5 in the THAI
Proverbs 5 in the TNFD
Proverbs 5 in the TNT
Proverbs 5 in the TNTIK
Proverbs 5 in the TNTIL
Proverbs 5 in the TNTIN
Proverbs 5 in the TNTIP
Proverbs 5 in the TNTIZ
Proverbs 5 in the TOMA
Proverbs 5 in the TTENT
Proverbs 5 in the UBG
Proverbs 5 in the UGV
Proverbs 5 in the UGV2
Proverbs 5 in the UGV3
Proverbs 5 in the VBL
Proverbs 5 in the VDCC
Proverbs 5 in the YALU
Proverbs 5 in the YAPE
Proverbs 5 in the YBVTP
Proverbs 5 in the ZBP