Psalms 106 (BOICB)

1 Toonu ONYENWE ANYỊ. Keleenụ ONYENWE ANYỊ nʼihi na ọ dị mma;Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. 2 Onye pụrụ ikwupụtasịcha ihe ukwu niile nke ONYENWE ANYỊ na-arụmaọbụ kwupụta otuto ya niile? 3 Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ, bụ ndị na-edebe ikpe ziri ezi,ndị ahụ na-eme ezi ihe mgbe niile. 4 O ONYENWE ANYỊ, cheta m mgbe ị ga-egosi ndị gị ihuọma,bịa leta m, mgbe ị na-azọpụta ha, 5 ka m soro keta oke na ngọzị ndị gị ị họpụtara,ka m keta oke nʼọṅụ ahụ dịrị mba gịsorokwa ihe nketa gị nye otuto. 6 Anyị emehiela, dịka nna nna anyị ha mehiere;anyị emeela ihe ọjọọ, rụọkwa ọrụ ajọ omume. 7 Mgbe nna nna anyị ha nọ nʼIjipt,ha echeghị uche banyere ọrụ ebube gị niile;ha echetakwaghị ịba ụba nke ebere gị niile,kama ha nupuru isi nʼakụkụ oke osimiri ahụ, bụ Osimiri Uhie. 8 Ma ọ zọpụtara ha nʼihi aha ya,ime ka a mara ike ya dị ukwuu. 9 Ọ baara Osimiri Uhie mba, ọ tachaa;o dufere ndị ya site nʼebe dị omimi gafee dịka ọ bụ ọzara. 10 Ọ zọpụtara ha site nʼaka ndị kpọrọ ha asị;gbapụtakwa ha site nʼaka ndị iro ha. 11 Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile;ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ. 12 Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile,ma bụkuo gị abụ otuto. 13 Ma o teghị aka, ha chefuru ihe niile ọ rụrụ,ha e chereghị ka ndụmọdụ ya pụta ìhè. 14 Nʼọzara, ha sooro ọchịchọ nke obi ha;nʼala tọgbọrọ nʼefu, ha nwara Chineke ọnwụnwa. 15 Nʼihi ya, o nyere ha ihe ha rịọrọ ya,ma zite ọrịa na-efe efe ka ọ dakwasị ha. 16 Nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ha, ha kworo ekworo megide Mosisna Erọn, ndị e doro nsọ nye Onyenwe anyị. 17 Ala meghere loda Datan,o likwara Abiram, na ndị otù ya. 18 Ọkụ repịara ndị niile sonyere ha;ire ọkụ repịara ndị ajọ omume. 19 Na Horeb, ha kpụrụ nwa ehi,kpọọ isiala nye arụsị e jiri igwe pịa. 20 Ha jiri oyiyi oke ehi nke na-ata ahịhịagbanwere Ebube ha. 21 Ha chefuru Chineke, onye zọpụtara ha,onye rụrụ ọtụtụ ọrụ dị ukwuu nʼIjipt, 22 ọtụtụ ihe ịrịbama nʼala Ham,na ọtụtụ ọrụ ịtụnanya nʼakụkụ Osimiri Uhie. 23 Nʼihi ya, o kwuru na ọ ga-ala ha nʼiyi,ma Mosis, onye ya ọ họpụtara,guzoro nʼetiti ndị ahụ na Chineke,ka oke iwe ya ghara ịla ha nʼiyi. 24 Emesịa, ha ledara ala ọma ahụ anya,ha ekwenyeghị na nkwa ya. 25 Ha tamuru ntamu nʼime ụlọ ikwu ha;ha erubekwaghị isi nye ONYENWE ANYỊ. 26 Nʼihi nke a, o weliri aka ya elu ṅụọrọ ha iyina ọ ga-eme ka ha niile nwụọ nʼọzara, 27 mee ka agbụrụ ha daa nʼetiti mba dị iche iche,ma chụsasịa ha nʼala niile. 28 Ha dịnyeere ndị na-efe arụsị Baal nke Peoa,riekwa ihe e ji chụọrọ chi na-enweghị ndụ aja; 29 ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo ONYENWE ANYỊ iwe,nke mere ka ọrịa na-efe efe dakwasị ha. 30 Ma Finehaz guzoro ọtọ, mee ihe ziri ezi,ọrịa ahụ na-efe efe kwụsịkwara. 31 A gụnyere nke a dịka ezi omume nye yasite nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 32 Nʼakụkụ mmiri Meriba, ha kpasuru ONYENWE ANYỊ iwe,nʼihi ha, nsogbu dakwasịrị Mosis; 33 nʼihi na ha nupuru isi megide Mmụọ nke Chineke,Mosis kwuru okwu, na-echeghị echiche banyere ihe ọ na-ekwu. 34 Ha egbuchapụghị mba niile bi nʼala ahụdịka ONYENWE ANYỊ dọrọ ha aka na ntị ka ha mee. 35 Kama ha gwakọtara onwe ha na mba niile nke ala ahụ,site otu a, mụta ime ka ha na-eme. 36 Ha fere arụsị ha ofufe,nke ghọrọ ihe ịma nʼọnya nye ha. 37 Ha gara nʼihu were ụmụ ha ndị ikom na ndịinyom chụọrọ chi na-abụghị chi aja. 38 Ha na-awụfu ọbara ndị na-emeghị ihe ọbụla,ọbara ụmụ ha ndị ikom na ndị inyom,bụ ndị ha chụrụ dịka aja nye arụsị niile nke ala Kenan,si otu a jiri ọbara ha merụọ ala ahụ. 39 Ha sitere nʼihe ha na-eme merụọ onwe ha;site nʼaka ọrụ ha, maka uru ha nyefere onwe ha nʼaka ndị na-emerụ ha. 40 Nʼihi nke a, iwe were ONYENWE ANYỊ megide ndị ya;ọ gụkwara ihe nketa ya dịka ihe rụrụ arụ. 41 Ọ raara ha nye nʼaka ndị mba ọzọ dị iche iche,ndị kpọrọ ha asị chịkwara ha. 42 Ndị iro ha mekpara ha ahụchie ha ọnụ nʼala nʼokpuru ike ha. 43 Ọtụtụ oge, ọ napụtara ha,ma ha nọgidesịrị ike nʼinupu isi site na ndụmọdụ ya,bụrụ ndị lara nʼiyi nʼime mmehie ha. 44 Ma mgbe ọ nụrụ mkpu akwa ha,ọnọdụ mkpagbu ha metụtara ya; 45 nʼihi ha, o chetara ọgbụgba ndụ ya,sitekwa nʼoke ịhụnanya ya, meere ha ebere. 46 Ọ na-emekwa ka ndị ahụ dọtara ha nʼaghanwee ọmịiko nʼahụ ha. 47 O ONYENWE ANYỊ Chineke anyị, zọpụta anyị,chịkọta anyị site nʼaka mba dị iche iche,ka anyị nwee ike nye aha nsọ gị ekelema nyaakwa isi nʼime otuto gị. 48 Otuto dịrị ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke nke Izrel,site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi. Ka mmadụ niile sị, “Amen!” Toonu ONYENWE ANYỊ.

In Other Versions

Psalms 106 in the ANGEFD

Psalms 106 in the ANTPNG2D

Psalms 106 in the AS21

Psalms 106 in the BAGH

Psalms 106 in the BBPNG

Psalms 106 in the BBT1E

Psalms 106 in the BDS

Psalms 106 in the BEV

Psalms 106 in the BHAD

Psalms 106 in the BIB

Psalms 106 in the BLPT

Psalms 106 in the BNT

Psalms 106 in the BNTABOOT

Psalms 106 in the BNTLV

Psalms 106 in the BOATCB

Psalms 106 in the BOATCB2

Psalms 106 in the BOBCV

Psalms 106 in the BOCNT

Psalms 106 in the BOECS

Psalms 106 in the BOGWICC

Psalms 106 in the BOHCB

Psalms 106 in the BOHCV

Psalms 106 in the BOHLNT

Psalms 106 in the BOHNTLTAL

Psalms 106 in the BOILNTAP

Psalms 106 in the BOITCV

Psalms 106 in the BOKCV

Psalms 106 in the BOKCV2

Psalms 106 in the BOKHWOG

Psalms 106 in the BOKSSV

Psalms 106 in the BOLCB

Psalms 106 in the BOLCB2

Psalms 106 in the BOMCV

Psalms 106 in the BONAV

Psalms 106 in the BONCB

Psalms 106 in the BONLT

Psalms 106 in the BONUT2

Psalms 106 in the BOPLNT

Psalms 106 in the BOSCB

Psalms 106 in the BOSNC

Psalms 106 in the BOTLNT

Psalms 106 in the BOVCB

Psalms 106 in the BOYCB

Psalms 106 in the BPBB

Psalms 106 in the BPH

Psalms 106 in the BSB

Psalms 106 in the CCB

Psalms 106 in the CUV

Psalms 106 in the CUVS

Psalms 106 in the DBT

Psalms 106 in the DGDNT

Psalms 106 in the DHNT

Psalms 106 in the DNT

Psalms 106 in the ELBE

Psalms 106 in the EMTV

Psalms 106 in the ESV

Psalms 106 in the FBV

Psalms 106 in the FEB

Psalms 106 in the GGMNT

Psalms 106 in the GNT

Psalms 106 in the HARY

Psalms 106 in the HNT

Psalms 106 in the IRVA

Psalms 106 in the IRVB

Psalms 106 in the IRVG

Psalms 106 in the IRVH

Psalms 106 in the IRVK

Psalms 106 in the IRVM

Psalms 106 in the IRVM2

Psalms 106 in the IRVO

Psalms 106 in the IRVP

Psalms 106 in the IRVT

Psalms 106 in the IRVT2

Psalms 106 in the IRVU

Psalms 106 in the ISVN

Psalms 106 in the JSNT

Psalms 106 in the KAPI

Psalms 106 in the KBT1ETNIK

Psalms 106 in the KBV

Psalms 106 in the KJV

Psalms 106 in the KNFD

Psalms 106 in the LBA

Psalms 106 in the LBLA

Psalms 106 in the LNT

Psalms 106 in the LSV

Psalms 106 in the MAAL

Psalms 106 in the MBV

Psalms 106 in the MBV2

Psalms 106 in the MHNT

Psalms 106 in the MKNFD

Psalms 106 in the MNG

Psalms 106 in the MNT

Psalms 106 in the MNT2

Psalms 106 in the MRS1T

Psalms 106 in the NAA

Psalms 106 in the NASB

Psalms 106 in the NBLA

Psalms 106 in the NBS

Psalms 106 in the NBVTP

Psalms 106 in the NET2

Psalms 106 in the NIV11

Psalms 106 in the NNT

Psalms 106 in the NNT2

Psalms 106 in the NNT3

Psalms 106 in the PDDPT

Psalms 106 in the PFNT

Psalms 106 in the RMNT

Psalms 106 in the SBIAS

Psalms 106 in the SBIBS

Psalms 106 in the SBIBS2

Psalms 106 in the SBICS

Psalms 106 in the SBIDS

Psalms 106 in the SBIGS

Psalms 106 in the SBIHS

Psalms 106 in the SBIIS

Psalms 106 in the SBIIS2

Psalms 106 in the SBIIS3

Psalms 106 in the SBIKS

Psalms 106 in the SBIKS2

Psalms 106 in the SBIMS

Psalms 106 in the SBIOS

Psalms 106 in the SBIPS

Psalms 106 in the SBISS

Psalms 106 in the SBITS

Psalms 106 in the SBITS2

Psalms 106 in the SBITS3

Psalms 106 in the SBITS4

Psalms 106 in the SBIUS

Psalms 106 in the SBIVS

Psalms 106 in the SBT

Psalms 106 in the SBT1E

Psalms 106 in the SCHL

Psalms 106 in the SNT

Psalms 106 in the SUSU

Psalms 106 in the SUSU2

Psalms 106 in the SYNO

Psalms 106 in the TBIAOTANT

Psalms 106 in the TBT1E

Psalms 106 in the TBT1E2

Psalms 106 in the TFTIP

Psalms 106 in the TFTU

Psalms 106 in the TGNTATF3T

Psalms 106 in the THAI

Psalms 106 in the TNFD

Psalms 106 in the TNT

Psalms 106 in the TNTIK

Psalms 106 in the TNTIL

Psalms 106 in the TNTIN

Psalms 106 in the TNTIP

Psalms 106 in the TNTIZ

Psalms 106 in the TOMA

Psalms 106 in the TTENT

Psalms 106 in the UBG

Psalms 106 in the UGV

Psalms 106 in the UGV2

Psalms 106 in the UGV3

Psalms 106 in the VBL

Psalms 106 in the VDCC

Psalms 106 in the YALU

Psalms 106 in the YAPE

Psalms 106 in the YBVTP

Psalms 106 in the ZBP