Revelation 12 (BOICB)
1 Oke ihe ịrịbama pụtara ihe nʼeluigwe, otu nwanyị e yikwasịrị anyanwụ dịka uwe. Ọnwa dịkwa nʼokpuru ụkwụ ya abụọ. Okpueze nwee kpakpando iri na abụọ dịkwa ya nʼisi. 2 Ọ dị ime, na-etikwa mkpu nʼihi ahụhụ na ihe ụfụ nke ọmụmụ nwa. 3 Mgbe ahụ, ihe ama ọzọ pụtara ihe nʼeluigwe, agwọ ochie nke dị ukwuu na-acha uhie uhie a na-akpọ dragọn, nke nwere isi asaa na mpi iri. O kpukwasịkwara okpueze asaa nʼisi ya. 4 O nwere ọdụdụ nke o ji dọkpụrụ otu ụzọ nʼime ụzọ atọ nke kpakpando niile dị nʼeluigwe, tụda ha nʼala. Ọ bịara guzo nʼihu nwanyị ahụ na-achọ ịmụpụta nwa ahụ ọ dị ime ya, nọọ na njikere iri nwantakịrị ahụ ma a mụpụta ya. 5 Ọ mụpụtara nwantakịrị nwoke, “onye ga-ejikwa mkpara ọchịchị chịa mba niile ọchịchị.” Nʼotu oge ahụ kwa, e si nʼebe ahụ wepụ nwata ahụ were ya gaa nʼebe Chineke nọ nʼeluigwe nʼocheeze ya. 6 Ma nwanyị ahụ si nʼebe ahụ gbapụ gbalaa nʼọzara ebe Chineke kwadebere na ọ ga-anọ. Ebe ahụ ka a ga-elekọta ya anya nke ọma otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri ụbọchị isii (1,260). 7 Mgbe ahụ, agha dapụtara nʼeluigwe. Maikel na ndị mmụọ ozi ya buru agha megide agwọ ochie ahụ (a na-akpọ dragọn). Dragọn ahụ na ndị mmụọ ozi ya bukwara agha nke ha, 8 ma e meriri ha, ha enwekwaghị ọnọdụ ọbụla nʼeluigwe. 9 Dragọn ukwu ahụ, bụ agwọ ochie ahụ a na-akpọ ekwensu maọbụ Setan, nke na-eduhie ndị niile bi nʼụwa. A tụdara ya nʼụwa, ya na ndị mmụọ ozi ya niile. 10 Mgbe ahụ, anụrụ m oke olu si nʼeluigwe na-ada sị,“O mezuola nʼikpeazụ, bụ nzọpụta Chineke na ikena alaeze Chineke anyị, na ikike ịchị isi Kraịst ya,ha abụrụla ihe dị ire.Nʼihi na e sitela nʼeluigwe chụtuoonye ahụ na-ebo ụmụnna anyị ebubo.Ọ na-ebo ha ebubo ehihie na abalị nʼihu Chineke. 11 Ha lụgburu ya nʼaghasite nʼọbara Nwa atụrụ ahụna site nʼama nke okwu ọnụ ha,nʼihi na ha ahụghị ndụ ha nʼanya karịa,kama ha jikere inye ndụ ha ọbụladị ruo nʼọnwụ. 12 Ya mere, ṅụrịanụ ọṅụ eluigwema unu ndị niile bi nʼime ya.Ma ahụhụ dịrị unu ndị bi nʼụwa na osimirinʼihi na ekwensu abịakwutela unu.O jirila oke ọnụma bịakwute unu.Ọ makwaara na oge a o nwere ehighị nne.” 13 Mgbe agwọ ochie ahụ chọpụtara na a chụdala ya nʼụwa, ọ chụsoro nwanyị ahụ mụrụ nwa nwoke ahụ ọsọ. 14 Ma e nyere nwanyị ahụ nku abụọ, nke dịka nku oke ugo, ka o jiri gbanarị agwọ ochie ahụ feba nʼime ọzara, ebe a kwadooro ya, na ebe a ga-anọ lezie ya anya afọ atọ na ọnwa isii. 15 Ma agwọ ahụ meghere ọnụ ya mee ka mmiri si nʼọnụ ya sọpụta dịka iyi nke ga-ebufu nwanyị ahụ. 16 Ma ala nyeere nwanyị ahụ aka. O meghere ọnụ ya loda idee mmiri a nke si nʼọnụ agwọ ahụ sọpụta. 17 Mgbe ahụ, agwọ ochie ahụ wesara nwanyị ahụ iwe, pụọ ịga buo agha megide ụmụ ya bụ ndị niile fọdụrụ, bụ ndị niile na-edebe iwu Chineke na ndị na-ekwupụta na ha bụ ndị ama nke Jisọs.
In Other Versions
Revelation 12 in the ANGEFD
Revelation 12 in the ANTPNG2D
Revelation 12 in the AS21
Revelation 12 in the BAGH
Revelation 12 in the BBPNG
Revelation 12 in the BBT1E
Revelation 12 in the BDS
Revelation 12 in the BEV
Revelation 12 in the BHAD
Revelation 12 in the BIB
Revelation 12 in the BLPT
Revelation 12 in the BNT
Revelation 12 in the BNTABOOT
Revelation 12 in the BNTLV
Revelation 12 in the BOATCB
Revelation 12 in the BOATCB2
Revelation 12 in the BOBCV
Revelation 12 in the BOCNT
Revelation 12 in the BOECS
Revelation 12 in the BOGWICC
Revelation 12 in the BOHCB
Revelation 12 in the BOHCV
Revelation 12 in the BOHLNT
Revelation 12 in the BOHNTLTAL
Revelation 12 in the BOILNTAP
Revelation 12 in the BOITCV
Revelation 12 in the BOKCV
Revelation 12 in the BOKCV2
Revelation 12 in the BOKHWOG
Revelation 12 in the BOKSSV
Revelation 12 in the BOLCB
Revelation 12 in the BOLCB2
Revelation 12 in the BOMCV
Revelation 12 in the BONAV
Revelation 12 in the BONCB
Revelation 12 in the BONLT
Revelation 12 in the BONUT2
Revelation 12 in the BOPLNT
Revelation 12 in the BOSCB
Revelation 12 in the BOSNC
Revelation 12 in the BOTLNT
Revelation 12 in the BOVCB
Revelation 12 in the BOYCB
Revelation 12 in the BPBB
Revelation 12 in the BPH
Revelation 12 in the BSB
Revelation 12 in the CCB
Revelation 12 in the CUV
Revelation 12 in the CUVS
Revelation 12 in the DBT
Revelation 12 in the DGDNT
Revelation 12 in the DHNT
Revelation 12 in the DNT
Revelation 12 in the ELBE
Revelation 12 in the EMTV
Revelation 12 in the ESV
Revelation 12 in the FBV
Revelation 12 in the FEB
Revelation 12 in the GGMNT
Revelation 12 in the GNT
Revelation 12 in the HARY
Revelation 12 in the HNT
Revelation 12 in the IRVA
Revelation 12 in the IRVB
Revelation 12 in the IRVG
Revelation 12 in the IRVH
Revelation 12 in the IRVK
Revelation 12 in the IRVM
Revelation 12 in the IRVM2
Revelation 12 in the IRVO
Revelation 12 in the IRVP
Revelation 12 in the IRVT
Revelation 12 in the IRVT2
Revelation 12 in the IRVU
Revelation 12 in the ISVN
Revelation 12 in the JSNT
Revelation 12 in the KAPI
Revelation 12 in the KBT1ETNIK
Revelation 12 in the KBV
Revelation 12 in the KJV
Revelation 12 in the KNFD
Revelation 12 in the LBA
Revelation 12 in the LBLA
Revelation 12 in the LNT
Revelation 12 in the LSV
Revelation 12 in the MAAL
Revelation 12 in the MBV
Revelation 12 in the MBV2
Revelation 12 in the MHNT
Revelation 12 in the MKNFD
Revelation 12 in the MNG
Revelation 12 in the MNT
Revelation 12 in the MNT2
Revelation 12 in the MRS1T
Revelation 12 in the NAA
Revelation 12 in the NASB
Revelation 12 in the NBLA
Revelation 12 in the NBS
Revelation 12 in the NBVTP
Revelation 12 in the NET2
Revelation 12 in the NIV11
Revelation 12 in the NNT
Revelation 12 in the NNT2
Revelation 12 in the NNT3
Revelation 12 in the PDDPT
Revelation 12 in the PFNT
Revelation 12 in the RMNT
Revelation 12 in the SBIAS
Revelation 12 in the SBIBS
Revelation 12 in the SBIBS2
Revelation 12 in the SBICS
Revelation 12 in the SBIDS
Revelation 12 in the SBIGS
Revelation 12 in the SBIHS
Revelation 12 in the SBIIS
Revelation 12 in the SBIIS2
Revelation 12 in the SBIIS3
Revelation 12 in the SBIKS
Revelation 12 in the SBIKS2
Revelation 12 in the SBIMS
Revelation 12 in the SBIOS
Revelation 12 in the SBIPS
Revelation 12 in the SBISS
Revelation 12 in the SBITS
Revelation 12 in the SBITS2
Revelation 12 in the SBITS3
Revelation 12 in the SBITS4
Revelation 12 in the SBIUS
Revelation 12 in the SBIVS
Revelation 12 in the SBT
Revelation 12 in the SBT1E
Revelation 12 in the SCHL
Revelation 12 in the SNT
Revelation 12 in the SUSU
Revelation 12 in the SUSU2
Revelation 12 in the SYNO
Revelation 12 in the TBIAOTANT
Revelation 12 in the TBT1E
Revelation 12 in the TBT1E2
Revelation 12 in the TFTIP
Revelation 12 in the TFTU
Revelation 12 in the TGNTATF3T
Revelation 12 in the THAI
Revelation 12 in the TNFD
Revelation 12 in the TNT
Revelation 12 in the TNTIK
Revelation 12 in the TNTIL
Revelation 12 in the TNTIN
Revelation 12 in the TNTIP
Revelation 12 in the TNTIZ
Revelation 12 in the TOMA
Revelation 12 in the TTENT
Revelation 12 in the UBG
Revelation 12 in the UGV
Revelation 12 in the UGV2
Revelation 12 in the UGV3
Revelation 12 in the VBL
Revelation 12 in the VDCC
Revelation 12 in the YALU
Revelation 12 in the YAPE
Revelation 12 in the YBVTP
Revelation 12 in the ZBP