1 Chronicles 18 (BOICB)

1 Mgbe nke a gasịrị, Devid meriri ndị Filistia, mee ka ha nọdụ nʼokpuru ọchịchị ya. Ọ naara obodo Gat na obodo nta ndị ọzọ gbara ya gburugburu site nʼaka ndị Filistia. 2 Devid merikwara ndị Moab, ha ghọrọ ndị ohu ya, na-ebutakwara ya ụtụ kwa afọ ọbụla. 3 Devid merikwara Hadadeza eze Zoba, na nso Hamat, mgbe ọ na-aga iguzobe ogidi eji mara ya nʼakụkụ osimiri Yufretis. 4 Devid nwudere otu puku ịnyịnya ya na-adọkpụ ụgbọ agha, puku ndị agha asaa ndị na-agba ụgbọ agha, tinyere ndị agha ji ụkwụ eje dị iri puku abụọ. O bipụrụ akwara ụkwụ ịnyịnya ndị ahụ niile ọ dọtara nʼagha, ma hapụ naanị narị ịnyịnya. 5 Mgbe ndị Aram nke Damaskọs bịara inyere Hadadeza eze Zoba aka, Devid gburu iri puku ndị agha abụọ na abụọ nʼime ha. 6 O wuru ogige ndị agha nʼalaeze ndị Aram nke Damaskọs, ndị Aram ghọrọ ndị ohu Devid, na-ewetakwara ya ụtụ ịnata ihuọma. ONYENWE ANYỊ nyere Devid mmeri ebe ọbụla ọ gara. 7 Devid chịkọtara ọta ọlaedo nke ndịisi agha Hadadeza na-ebu na Jerusalem. 8 Site na Tibhat nakwa Kun, bụ obodo ndị Hadadeza na-achị, Devid weere ọtụtụ bronz dị ukwuu, nke Solomọn ji kpụọ Osimiri bronz ahụ, ogidi niile na ngwongwo ndị ọzọ niile nke e ji bronz kpụọ. 9 Mgbe Tou eze Hamat nụrụ na Devid emeriela ndị agha niile nke Hadadeza, eze Zoba, 10 o zipụrụ Hadoram nwa ya nwoke, ka ọ gaa kelee eze Devid nʼihi mmeri o meriri Hadadeza nʼagha, bụ onye ya na Tou nọ nʼagha. Hadoram ji ọtụtụ akụrụngwa nke ọlaedo, nke ọlaọcha na nke bronz dị iche iche bịa. 11 Eze Devid doro akụrụngwa ndị a niile nsọ nye ONYENWE ANYỊ, dịka o mere ọlaọcha na ọlaedo o wetara na mba ndị a: Edọm, Moab, ndị Amọn, ndị Filistia na Amalek. 12 Abishai nwa Zeruaya gburu puku ndị Edọm iri na asatọ na Ndagwurugwu Nnu. 13 O wuru ogige ndị agha nʼEdọm, ndị Edọm niile ghọrọ ndị na-ejere Devid ozi. ONYENWE ANYỊ nyere Devid mmeri ebe ọbụla ọ gara. 14 Devid chịrị ndị Izrel niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi. 15 Joab nwa Zeruaya bụ onyeisi agha ya;Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta akụkọ. 16 Zadọk nwa Ahitub, na Ahimelek nwa Abịata, bụ ndị nchụaja.Shavsha bụ ode akwụkwọ eze. 17 Benaya nwa Jehoiada bụ onyeisi ndị Keret na Pelet.Ụmụ ndị ikom Devid bụkwa ndịisi nʼọrụ eze.

In Other Versions

1 Chronicles 18 in the ANGEFD

1 Chronicles 18 in the ANTPNG2D

1 Chronicles 18 in the AS21

1 Chronicles 18 in the BAGH

1 Chronicles 18 in the BBPNG

1 Chronicles 18 in the BBT1E

1 Chronicles 18 in the BDS

1 Chronicles 18 in the BEV

1 Chronicles 18 in the BHAD

1 Chronicles 18 in the BIB

1 Chronicles 18 in the BLPT

1 Chronicles 18 in the BNT

1 Chronicles 18 in the BNTABOOT

1 Chronicles 18 in the BNTLV

1 Chronicles 18 in the BOATCB

1 Chronicles 18 in the BOATCB2

1 Chronicles 18 in the BOBCV

1 Chronicles 18 in the BOCNT

1 Chronicles 18 in the BOECS

1 Chronicles 18 in the BOGWICC

1 Chronicles 18 in the BOHCB

1 Chronicles 18 in the BOHCV

1 Chronicles 18 in the BOHLNT

1 Chronicles 18 in the BOHNTLTAL

1 Chronicles 18 in the BOILNTAP

1 Chronicles 18 in the BOITCV

1 Chronicles 18 in the BOKCV

1 Chronicles 18 in the BOKCV2

1 Chronicles 18 in the BOKHWOG

1 Chronicles 18 in the BOKSSV

1 Chronicles 18 in the BOLCB

1 Chronicles 18 in the BOLCB2

1 Chronicles 18 in the BOMCV

1 Chronicles 18 in the BONAV

1 Chronicles 18 in the BONCB

1 Chronicles 18 in the BONLT

1 Chronicles 18 in the BONUT2

1 Chronicles 18 in the BOPLNT

1 Chronicles 18 in the BOSCB

1 Chronicles 18 in the BOSNC

1 Chronicles 18 in the BOTLNT

1 Chronicles 18 in the BOVCB

1 Chronicles 18 in the BOYCB

1 Chronicles 18 in the BPBB

1 Chronicles 18 in the BPH

1 Chronicles 18 in the BSB

1 Chronicles 18 in the CCB

1 Chronicles 18 in the CUV

1 Chronicles 18 in the CUVS

1 Chronicles 18 in the DBT

1 Chronicles 18 in the DGDNT

1 Chronicles 18 in the DHNT

1 Chronicles 18 in the DNT

1 Chronicles 18 in the ELBE

1 Chronicles 18 in the EMTV

1 Chronicles 18 in the ESV

1 Chronicles 18 in the FBV

1 Chronicles 18 in the FEB

1 Chronicles 18 in the GGMNT

1 Chronicles 18 in the GNT

1 Chronicles 18 in the HARY

1 Chronicles 18 in the HNT

1 Chronicles 18 in the IRVA

1 Chronicles 18 in the IRVB

1 Chronicles 18 in the IRVG

1 Chronicles 18 in the IRVH

1 Chronicles 18 in the IRVK

1 Chronicles 18 in the IRVM

1 Chronicles 18 in the IRVM2

1 Chronicles 18 in the IRVO

1 Chronicles 18 in the IRVP

1 Chronicles 18 in the IRVT

1 Chronicles 18 in the IRVT2

1 Chronicles 18 in the IRVU

1 Chronicles 18 in the ISVN

1 Chronicles 18 in the JSNT

1 Chronicles 18 in the KAPI

1 Chronicles 18 in the KBT1ETNIK

1 Chronicles 18 in the KBV

1 Chronicles 18 in the KJV

1 Chronicles 18 in the KNFD

1 Chronicles 18 in the LBA

1 Chronicles 18 in the LBLA

1 Chronicles 18 in the LNT

1 Chronicles 18 in the LSV

1 Chronicles 18 in the MAAL

1 Chronicles 18 in the MBV

1 Chronicles 18 in the MBV2

1 Chronicles 18 in the MHNT

1 Chronicles 18 in the MKNFD

1 Chronicles 18 in the MNG

1 Chronicles 18 in the MNT

1 Chronicles 18 in the MNT2

1 Chronicles 18 in the MRS1T

1 Chronicles 18 in the NAA

1 Chronicles 18 in the NASB

1 Chronicles 18 in the NBLA

1 Chronicles 18 in the NBS

1 Chronicles 18 in the NBVTP

1 Chronicles 18 in the NET2

1 Chronicles 18 in the NIV11

1 Chronicles 18 in the NNT

1 Chronicles 18 in the NNT2

1 Chronicles 18 in the NNT3

1 Chronicles 18 in the PDDPT

1 Chronicles 18 in the PFNT

1 Chronicles 18 in the RMNT

1 Chronicles 18 in the SBIAS

1 Chronicles 18 in the SBIBS

1 Chronicles 18 in the SBIBS2

1 Chronicles 18 in the SBICS

1 Chronicles 18 in the SBIDS

1 Chronicles 18 in the SBIGS

1 Chronicles 18 in the SBIHS

1 Chronicles 18 in the SBIIS

1 Chronicles 18 in the SBIIS2

1 Chronicles 18 in the SBIIS3

1 Chronicles 18 in the SBIKS

1 Chronicles 18 in the SBIKS2

1 Chronicles 18 in the SBIMS

1 Chronicles 18 in the SBIOS

1 Chronicles 18 in the SBIPS

1 Chronicles 18 in the SBISS

1 Chronicles 18 in the SBITS

1 Chronicles 18 in the SBITS2

1 Chronicles 18 in the SBITS3

1 Chronicles 18 in the SBITS4

1 Chronicles 18 in the SBIUS

1 Chronicles 18 in the SBIVS

1 Chronicles 18 in the SBT

1 Chronicles 18 in the SBT1E

1 Chronicles 18 in the SCHL

1 Chronicles 18 in the SNT

1 Chronicles 18 in the SUSU

1 Chronicles 18 in the SUSU2

1 Chronicles 18 in the SYNO

1 Chronicles 18 in the TBIAOTANT

1 Chronicles 18 in the TBT1E

1 Chronicles 18 in the TBT1E2

1 Chronicles 18 in the TFTIP

1 Chronicles 18 in the TFTU

1 Chronicles 18 in the TGNTATF3T

1 Chronicles 18 in the THAI

1 Chronicles 18 in the TNFD

1 Chronicles 18 in the TNT

1 Chronicles 18 in the TNTIK

1 Chronicles 18 in the TNTIL

1 Chronicles 18 in the TNTIN

1 Chronicles 18 in the TNTIP

1 Chronicles 18 in the TNTIZ

1 Chronicles 18 in the TOMA

1 Chronicles 18 in the TTENT

1 Chronicles 18 in the UBG

1 Chronicles 18 in the UGV

1 Chronicles 18 in the UGV2

1 Chronicles 18 in the UGV3

1 Chronicles 18 in the VBL

1 Chronicles 18 in the VDCC

1 Chronicles 18 in the YALU

1 Chronicles 18 in the YAPE

1 Chronicles 18 in the YBVTP

1 Chronicles 18 in the ZBP