1 Chronicles 19 (BOICB)

1 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Nahash eze ndị Amọn nwụrụ, nwa ya ghọrọ eze nʼọnọdụ ya. 2 Mgbe ahụ, Devid chere sị, “Aga m egosi Hanọn nwa Nahash obi ebere nʼihi na nna ya gosiri m obi ebere.” Ya mere, Devid zipụrụ ndị ozi ka ha gaa kasịe ya obi nʼihi ọnwụ nna ya.Mgbe ndị ozi Devid bịakwutere Hanọn nʼala ndị Amọn ịkasị ya obi, 3 ndịisi ala Amọn sịrị Hanọn, bụ onyenwe ha, “Ị na-eche na Devid na-akwanyere nna gị ụgwụ site na izite ndị ozi ya ka ha bịa kasịe gị obi? Ọ bụ na ndị ozi ya abịakwuteghị gị, naanị ka ha mee nledo, nyochapụta otu obodo a dị ma kwatuo ya?” 4 Nʼihi nke a, Hanọn jidere ndị ozi Devid nʼike, kpụchapụ ha ajị, bipụkwa uwe mwụda ha nʼetiti ike ha, zilaga ha. 5 Mgbe otu onye bịara zie Devid ihe banyere ndị ikom ahụ, o zipụrụ ndị ozi, ka ha gaa zute ha, nʼihi na e mere ha ihe ihere nʼebe ọ dị ukwuu. Eze sịrị, “Nọdụnụ na Jeriko tutu ruo mgbe afụọnụ unu tolitere, mgbe ahụ unu ga-alọta.” 6 Ma mgbe ndị Amọn chọpụtara na ha abụrụla ihe ịsọ oyi nʼebe Devid nọ, Hanọn na ndị Amọn zipụrụ otu puku talenti ọlaọcha iji gbazite ụgbọ agha na ndị na-agba ụgbọ agha site na Aram Naharaim, na Aram Maaka, nakwa Zoba. 7 Ha goro ụgbọ agha ọnụọgụgụ ya dị iri puku atọ, na puku abụọ. Ha gokwara eze Maaka na ndị agha ya, ndị bịara maa ụlọ ikwu agha ha na nso Medeba, ebe ndị Amọn sikwa nʼobodo ha niile chịkọta onwe ha pụta ịlụ agha. 8 Mgbe Devid nụrụ nke a, o zipụrụ Joab na ndị agha ya niile bụ dike na dimkpa nʼagha. 9 Ndị Amọn pụtara doo onwe ha nʼusoro ibu agha, nʼọnụ ụzọ ama obodo ha. Ma ndị eze ahụ bịara agha, nọpụrụ onwe ha na mbara ala. 10 Mgbe Joab hụrụ na agha dị megide ya nʼihu na azụ, ọ họpụtara ụfọdụ ndị ọkachamara site nʼetiti ndị agha Izrel, doo ha nʼusoro izute ndị Aram. 11 O tinyere ndị ikom fọdụrụ nʼokpuru ọchịchị Abishai, nwanne ya, e zipụrụ ha izute ndị Amọn nʼagha. 12 Mgbe Abishai na-apụ, Joab gwara ya okwu sị ya, “Ọ bụrụ na ndị Aram esie ike karịa m, mgbe ahụ, ị ga-abịa napụta m. Ọ bụrụkwanụ na ndị Amọn adịrị ike karịa gị, aga m abịa napụta gị. 13 Nwee obi ike, ka anyị lụọ ọgụ a dịka ndị dị ike, nʼihi ndị anyị na obodo niile nke Chineke anyị. Ka ONYENWE ANYỊ meekwa ihe dị mma nʼanya ya.” 14 Mgbe ahụ, Joab na ndị agha so ya bịara nso ibuso ndị Aram agha, ha sitere nʼihu ha gbapụ ọsọ. 15 Mgbe ndị Amọn hụrụ ka ndị Aram na-agbapụ ọsọ, ha onwe ha gbakwaara ọsọ nʼihu Abishai, gbaba nʼime obodo. Ya mere, Joab laghachiri na Jerusalem. 16 Ma mgbe ndị Aram hụrụ na ndị Izrel tigburu ha, ha zipụrụ ndị ozi gara kpọta ndị Aram site nʼofe ọzọ nke Osimiri Yufretis. Ọ bụ Shofaka ọchịagha ndị agha Hadadeza na-edu ha. 17 Mgbe a gwara Devid banyere nke a, ọ chịkọtara ndị Izrel niile, pụọ gafee Jọdan. O gara nso imegide ha, o doro usoro agha ya na ncherita ihu ha. Devid doro usoro ndị agha ya izute ndị Aram nʼagha, ha lụsokwara ya agha. 18 Ma ha sitere nʼihu ndị Izrel gbaa ọsọ. Devid gburu puku asaa nʼime ndị ikom na-anya ụgbọ agha, gbukwaa iri puku ndị agha anọ ndị na-eji ụkwụ eje. O gbukwara Shofaka, bụ ọchịagha agha ha. 19 Mgbe ndị eze niile nọ nʼokpuru ọchịchị Hadadeza hụrụ na Izrel etigbuola ha, ha mere ka ha na Devid dịrị nʼudo, bụrụkwa ndị nọ nʼokpuru ya.Ya mere, ndị Aram adịghịkwa njikere inyere ụmụ Amọn aka ọzọ.

In Other Versions

1 Chronicles 19 in the ANGEFD

1 Chronicles 19 in the ANTPNG2D

1 Chronicles 19 in the AS21

1 Chronicles 19 in the BAGH

1 Chronicles 19 in the BBPNG

1 Chronicles 19 in the BBT1E

1 Chronicles 19 in the BDS

1 Chronicles 19 in the BEV

1 Chronicles 19 in the BHAD

1 Chronicles 19 in the BIB

1 Chronicles 19 in the BLPT

1 Chronicles 19 in the BNT

1 Chronicles 19 in the BNTABOOT

1 Chronicles 19 in the BNTLV

1 Chronicles 19 in the BOATCB

1 Chronicles 19 in the BOATCB2

1 Chronicles 19 in the BOBCV

1 Chronicles 19 in the BOCNT

1 Chronicles 19 in the BOECS

1 Chronicles 19 in the BOGWICC

1 Chronicles 19 in the BOHCB

1 Chronicles 19 in the BOHCV

1 Chronicles 19 in the BOHLNT

1 Chronicles 19 in the BOHNTLTAL

1 Chronicles 19 in the BOILNTAP

1 Chronicles 19 in the BOITCV

1 Chronicles 19 in the BOKCV

1 Chronicles 19 in the BOKCV2

1 Chronicles 19 in the BOKHWOG

1 Chronicles 19 in the BOKSSV

1 Chronicles 19 in the BOLCB

1 Chronicles 19 in the BOLCB2

1 Chronicles 19 in the BOMCV

1 Chronicles 19 in the BONAV

1 Chronicles 19 in the BONCB

1 Chronicles 19 in the BONLT

1 Chronicles 19 in the BONUT2

1 Chronicles 19 in the BOPLNT

1 Chronicles 19 in the BOSCB

1 Chronicles 19 in the BOSNC

1 Chronicles 19 in the BOTLNT

1 Chronicles 19 in the BOVCB

1 Chronicles 19 in the BOYCB

1 Chronicles 19 in the BPBB

1 Chronicles 19 in the BPH

1 Chronicles 19 in the BSB

1 Chronicles 19 in the CCB

1 Chronicles 19 in the CUV

1 Chronicles 19 in the CUVS

1 Chronicles 19 in the DBT

1 Chronicles 19 in the DGDNT

1 Chronicles 19 in the DHNT

1 Chronicles 19 in the DNT

1 Chronicles 19 in the ELBE

1 Chronicles 19 in the EMTV

1 Chronicles 19 in the ESV

1 Chronicles 19 in the FBV

1 Chronicles 19 in the FEB

1 Chronicles 19 in the GGMNT

1 Chronicles 19 in the GNT

1 Chronicles 19 in the HARY

1 Chronicles 19 in the HNT

1 Chronicles 19 in the IRVA

1 Chronicles 19 in the IRVB

1 Chronicles 19 in the IRVG

1 Chronicles 19 in the IRVH

1 Chronicles 19 in the IRVK

1 Chronicles 19 in the IRVM

1 Chronicles 19 in the IRVM2

1 Chronicles 19 in the IRVO

1 Chronicles 19 in the IRVP

1 Chronicles 19 in the IRVT

1 Chronicles 19 in the IRVT2

1 Chronicles 19 in the IRVU

1 Chronicles 19 in the ISVN

1 Chronicles 19 in the JSNT

1 Chronicles 19 in the KAPI

1 Chronicles 19 in the KBT1ETNIK

1 Chronicles 19 in the KBV

1 Chronicles 19 in the KJV

1 Chronicles 19 in the KNFD

1 Chronicles 19 in the LBA

1 Chronicles 19 in the LBLA

1 Chronicles 19 in the LNT

1 Chronicles 19 in the LSV

1 Chronicles 19 in the MAAL

1 Chronicles 19 in the MBV

1 Chronicles 19 in the MBV2

1 Chronicles 19 in the MHNT

1 Chronicles 19 in the MKNFD

1 Chronicles 19 in the MNG

1 Chronicles 19 in the MNT

1 Chronicles 19 in the MNT2

1 Chronicles 19 in the MRS1T

1 Chronicles 19 in the NAA

1 Chronicles 19 in the NASB

1 Chronicles 19 in the NBLA

1 Chronicles 19 in the NBS

1 Chronicles 19 in the NBVTP

1 Chronicles 19 in the NET2

1 Chronicles 19 in the NIV11

1 Chronicles 19 in the NNT

1 Chronicles 19 in the NNT2

1 Chronicles 19 in the NNT3

1 Chronicles 19 in the PDDPT

1 Chronicles 19 in the PFNT

1 Chronicles 19 in the RMNT

1 Chronicles 19 in the SBIAS

1 Chronicles 19 in the SBIBS

1 Chronicles 19 in the SBIBS2

1 Chronicles 19 in the SBICS

1 Chronicles 19 in the SBIDS

1 Chronicles 19 in the SBIGS

1 Chronicles 19 in the SBIHS

1 Chronicles 19 in the SBIIS

1 Chronicles 19 in the SBIIS2

1 Chronicles 19 in the SBIIS3

1 Chronicles 19 in the SBIKS

1 Chronicles 19 in the SBIKS2

1 Chronicles 19 in the SBIMS

1 Chronicles 19 in the SBIOS

1 Chronicles 19 in the SBIPS

1 Chronicles 19 in the SBISS

1 Chronicles 19 in the SBITS

1 Chronicles 19 in the SBITS2

1 Chronicles 19 in the SBITS3

1 Chronicles 19 in the SBITS4

1 Chronicles 19 in the SBIUS

1 Chronicles 19 in the SBIVS

1 Chronicles 19 in the SBT

1 Chronicles 19 in the SBT1E

1 Chronicles 19 in the SCHL

1 Chronicles 19 in the SNT

1 Chronicles 19 in the SUSU

1 Chronicles 19 in the SUSU2

1 Chronicles 19 in the SYNO

1 Chronicles 19 in the TBIAOTANT

1 Chronicles 19 in the TBT1E

1 Chronicles 19 in the TBT1E2

1 Chronicles 19 in the TFTIP

1 Chronicles 19 in the TFTU

1 Chronicles 19 in the TGNTATF3T

1 Chronicles 19 in the THAI

1 Chronicles 19 in the TNFD

1 Chronicles 19 in the TNT

1 Chronicles 19 in the TNTIK

1 Chronicles 19 in the TNTIL

1 Chronicles 19 in the TNTIN

1 Chronicles 19 in the TNTIP

1 Chronicles 19 in the TNTIZ

1 Chronicles 19 in the TOMA

1 Chronicles 19 in the TTENT

1 Chronicles 19 in the UBG

1 Chronicles 19 in the UGV

1 Chronicles 19 in the UGV2

1 Chronicles 19 in the UGV3

1 Chronicles 19 in the VBL

1 Chronicles 19 in the VDCC

1 Chronicles 19 in the YALU

1 Chronicles 19 in the YAPE

1 Chronicles 19 in the YBVTP

1 Chronicles 19 in the ZBP