1 Corinthians 5 (BOICB)
1 Ọ bụ akụkọ doro anya na-enwe ịkwa iko nʼetiti unu, ụdị nke ndị na-ekweghị ekwe na-apụghị ime, ka unu na-eme. Otu onye nʼime ụlọ unu kpọọrọ nwunye nna ya, ha abụọ e biri. 2 Ma unu na-akpa nganga? Ihe unu kwesiri ime ọ bụghị ịkwa akwa na iru ụjụ, na ime ka onye mere ihe dị otu a si nʼọgbakọ unu pụọ? 3 Ọ bụ ezie na mụ na unu anọghị ugbu a, ma mụ na unu nọkwa nʼime mmụọ. Amaala m rịị onye ahụ ikpe dịka a ga-asị na mụ na unu nọ. 4 Eji m aha Onyenwe anyị ma ya ikpe. Mgbe unu zukọrọ, aga m anọnyere unu na mmụọ. Nʼoge ahụ, site nʼike Onyenwe anyị Jisọs, 5 werenụ nwoke a nyefee nʼaka ekwensu, ka ọ taa anụ ahụ ya ahụhụ, ka e nwee ike ịzọpụta mmụọ ya, mgbe Onyenwe anyị lọghachiri. 6 Ịnya isi unu ezighị ezi. Ọ bụ unu amaghị na nwantakịrị yiist a gwakọrọ nʼụtụ ọka na-eme ka o koo? 7 Wepụnụ ihe nʼeko achịcha a nọ nʼetiti unu, ka unu bụrụ ndị dị ọhụrụ, na ndị dị ọcha. Nʼihi na a chụọlarị Kraịst, bụ aja nwa atụrụ, nke Ngabiga anyị. 8 Nʼihi ya ka anyị mee mmemme a na-ejighị ihe na-eko achịcha nke bụ ihe ọjọọ na obi ọjọọ, kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko nke bụ obi ọcha na eziokwu. 9 E dere m unu nʼime akwụkwọ ozi m, ka unu na ndị na-akwa iko ghara inwe mmekọ ọbụla. 10 Ọ bụghị ihe gbasara ndị nke ụwa ndị na-akwa iko, maọbụ ndị anya ukwu, na ndị na-apụnara mmadụ ihe, maọbụ ndị na-ekpere arụsị. Ọ bụrụ otu a, ọ pụtara na unu ga-esi nʼụwa pụọ. 11 Ma ugbu a, a na m edere unu ka unu na onye ọbụla nke na-akpọ onwe ya nwanna nwoke maọbụ nwanna nwanyị ghara imekọ ihe, ma ọ bụrụ na ọ na-ebi ndụ ịkwa iko, maọbụ nwee anya ukwu, maọbụ na-ekpere arụsị, onye na-ekwutọ ibe ya, onye na-aṅụbiga mmanya oke, maọbụ onye na-apụnara mmadụ ihe. Unu na ndị dị otu a erikọla nri. 12 Kedụ nke gbasara m ikpe ndị na-esoghị na chọọchị ikpe? Ọ bụghị ndị nọ nʼime ka unu ga-ekpe ikpe. 13 Chineke ga-ekpe ndị nọ nʼezi ikpe. “Chụpụnụ onye ajọọ mmadụ ahụ site nʼetiti unu.”
In Other Versions
1 Corinthians 5 in the ANGEFD
1 Corinthians 5 in the ANTPNG2D
1 Corinthians 5 in the AS21
1 Corinthians 5 in the BAGH
1 Corinthians 5 in the BBPNG
1 Corinthians 5 in the BBT1E
1 Corinthians 5 in the BDS
1 Corinthians 5 in the BEV
1 Corinthians 5 in the BHAD
1 Corinthians 5 in the BIB
1 Corinthians 5 in the BLPT
1 Corinthians 5 in the BNT
1 Corinthians 5 in the BNTABOOT
1 Corinthians 5 in the BNTLV
1 Corinthians 5 in the BOATCB
1 Corinthians 5 in the BOATCB2
1 Corinthians 5 in the BOBCV
1 Corinthians 5 in the BOCNT
1 Corinthians 5 in the BOECS
1 Corinthians 5 in the BOGWICC
1 Corinthians 5 in the BOHCB
1 Corinthians 5 in the BOHCV
1 Corinthians 5 in the BOHLNT
1 Corinthians 5 in the BOHNTLTAL
1 Corinthians 5 in the BOILNTAP
1 Corinthians 5 in the BOITCV
1 Corinthians 5 in the BOKCV
1 Corinthians 5 in the BOKCV2
1 Corinthians 5 in the BOKHWOG
1 Corinthians 5 in the BOKSSV
1 Corinthians 5 in the BOLCB
1 Corinthians 5 in the BOLCB2
1 Corinthians 5 in the BOMCV
1 Corinthians 5 in the BONAV
1 Corinthians 5 in the BONCB
1 Corinthians 5 in the BONLT
1 Corinthians 5 in the BONUT2
1 Corinthians 5 in the BOPLNT
1 Corinthians 5 in the BOSCB
1 Corinthians 5 in the BOSNC
1 Corinthians 5 in the BOTLNT
1 Corinthians 5 in the BOVCB
1 Corinthians 5 in the BOYCB
1 Corinthians 5 in the BPBB
1 Corinthians 5 in the BPH
1 Corinthians 5 in the BSB
1 Corinthians 5 in the CCB
1 Corinthians 5 in the CUV
1 Corinthians 5 in the CUVS
1 Corinthians 5 in the DBT
1 Corinthians 5 in the DGDNT
1 Corinthians 5 in the DHNT
1 Corinthians 5 in the DNT
1 Corinthians 5 in the ELBE
1 Corinthians 5 in the EMTV
1 Corinthians 5 in the ESV
1 Corinthians 5 in the FBV
1 Corinthians 5 in the FEB
1 Corinthians 5 in the GGMNT
1 Corinthians 5 in the GNT
1 Corinthians 5 in the HARY
1 Corinthians 5 in the HNT
1 Corinthians 5 in the IRVA
1 Corinthians 5 in the IRVB
1 Corinthians 5 in the IRVG
1 Corinthians 5 in the IRVH
1 Corinthians 5 in the IRVK
1 Corinthians 5 in the IRVM
1 Corinthians 5 in the IRVM2
1 Corinthians 5 in the IRVO
1 Corinthians 5 in the IRVP
1 Corinthians 5 in the IRVT
1 Corinthians 5 in the IRVT2
1 Corinthians 5 in the IRVU
1 Corinthians 5 in the ISVN
1 Corinthians 5 in the JSNT
1 Corinthians 5 in the KAPI
1 Corinthians 5 in the KBT1ETNIK
1 Corinthians 5 in the KBV
1 Corinthians 5 in the KJV
1 Corinthians 5 in the KNFD
1 Corinthians 5 in the LBA
1 Corinthians 5 in the LBLA
1 Corinthians 5 in the LNT
1 Corinthians 5 in the LSV
1 Corinthians 5 in the MAAL
1 Corinthians 5 in the MBV
1 Corinthians 5 in the MBV2
1 Corinthians 5 in the MHNT
1 Corinthians 5 in the MKNFD
1 Corinthians 5 in the MNG
1 Corinthians 5 in the MNT
1 Corinthians 5 in the MNT2
1 Corinthians 5 in the MRS1T
1 Corinthians 5 in the NAA
1 Corinthians 5 in the NASB
1 Corinthians 5 in the NBLA
1 Corinthians 5 in the NBS
1 Corinthians 5 in the NBVTP
1 Corinthians 5 in the NET2
1 Corinthians 5 in the NIV11
1 Corinthians 5 in the NNT
1 Corinthians 5 in the NNT2
1 Corinthians 5 in the NNT3
1 Corinthians 5 in the PDDPT
1 Corinthians 5 in the PFNT
1 Corinthians 5 in the RMNT
1 Corinthians 5 in the SBIAS
1 Corinthians 5 in the SBIBS
1 Corinthians 5 in the SBIBS2
1 Corinthians 5 in the SBICS
1 Corinthians 5 in the SBIDS
1 Corinthians 5 in the SBIGS
1 Corinthians 5 in the SBIHS
1 Corinthians 5 in the SBIIS
1 Corinthians 5 in the SBIIS2
1 Corinthians 5 in the SBIIS3
1 Corinthians 5 in the SBIKS
1 Corinthians 5 in the SBIKS2
1 Corinthians 5 in the SBIMS
1 Corinthians 5 in the SBIOS
1 Corinthians 5 in the SBIPS
1 Corinthians 5 in the SBISS
1 Corinthians 5 in the SBITS
1 Corinthians 5 in the SBITS2
1 Corinthians 5 in the SBITS3
1 Corinthians 5 in the SBITS4
1 Corinthians 5 in the SBIUS
1 Corinthians 5 in the SBIVS
1 Corinthians 5 in the SBT
1 Corinthians 5 in the SBT1E
1 Corinthians 5 in the SCHL
1 Corinthians 5 in the SNT
1 Corinthians 5 in the SUSU
1 Corinthians 5 in the SUSU2
1 Corinthians 5 in the SYNO
1 Corinthians 5 in the TBIAOTANT
1 Corinthians 5 in the TBT1E
1 Corinthians 5 in the TBT1E2
1 Corinthians 5 in the TFTIP
1 Corinthians 5 in the TFTU
1 Corinthians 5 in the TGNTATF3T
1 Corinthians 5 in the THAI
1 Corinthians 5 in the TNFD
1 Corinthians 5 in the TNT
1 Corinthians 5 in the TNTIK
1 Corinthians 5 in the TNTIL
1 Corinthians 5 in the TNTIN
1 Corinthians 5 in the TNTIP
1 Corinthians 5 in the TNTIZ
1 Corinthians 5 in the TOMA
1 Corinthians 5 in the TTENT
1 Corinthians 5 in the UBG
1 Corinthians 5 in the UGV
1 Corinthians 5 in the UGV2
1 Corinthians 5 in the UGV3
1 Corinthians 5 in the VBL
1 Corinthians 5 in the VDCC
1 Corinthians 5 in the YALU
1 Corinthians 5 in the YAPE
1 Corinthians 5 in the YBVTP
1 Corinthians 5 in the ZBP