1 Corinthians 8 (BOICB)
1 Ugbu a, nʼokwu banyere nri a chụrụ nʼaja nye arụsị, anyị ma na onye ọbụla nwere amamihe. Amamihe na-afụli mmadụ elu mee ka ọ nyaa isi. Ma ịhụnanya na-ewuli elu. 2 Ọ bụrụ na ọ dị onye sị na ya maara ihe niile, onye ahụ amatabeghị ihe o kwesiri ịmata. 3 Ma onye ahụ hụrụ Chineke nʼanya bụ onye ọ maara. 4 Ya mere, ihe banyere nri a chụrụ nʼaja nye arụsị, anyị maara na “Arụsị abụghị ihe ọbụla nʼụwa”, matakwa na “Chi ọzọ adịghị ma ọ bụghị otu Chineke.” 5 A sịkwa na arụsị a na-akpọ chi dị, ma ha nọ nʼeluigwe maọbụ nʼụwa (nʼezie ọtụtụ “chi” na “ndị nwe mmadụ” dị otu a dị). 6 Ma nʼebe anyị nọ, anyị maara na ọ bụ naanị otu Chineke dị, onye bụ Nna, onye kere ihe niile, na onye anyị na-adị ndụ nʼihi ya. Ọ bụkwa naanị otu Onyenwe anyị ka anyị nwere, onye bụ Jisọs Kraịst, onye e sitere nʼaka ya kee ihe niile, onye na-enyekwa anyị ndụ. 7 Ma otu ọ dị, ọ bụghị onye ọbụla nwere ihe ọmụma a. Ụfọdụ nʼime ndụ ha niile, ha na-ele arụsị anya dịka chi dị ndụ. Ha na-echekwa na ihe ọbụla e ji chụọrọ arụsị aja, na ọ bụ chi dị ndụ ka e ji ya chụọrọ aja. Nʼihi nke a, mgbe ọbụla ha riri ihe e ji chụọ aja nye arụsị, ọ na-ewute mmụọ ha nke ukwuu nʼihi na akọnuche ha esighị ike, ọ na-emerụkwa ya. 8 Ma ọ bụghị nri ga-eme ka anyị na Chineke dị na mma. Ma anyị riri ma anyị erighị, ọ dịghị ihe ọhụrụ anyị ga-enweta. Ọ dịkwaghị ihe na-efunarị anyị. 9 Ma lezienụ anya, otu o si dị, ka ike unu nwere ime ihe ọbụla dị unu mma, ghara ịghọ ihe ịsọ ngọngọ dịrị ndị na-adịghị ike nʼokwukwe ha. 10 Nʼihi na ọ bụrụ na ndị ọzọ ahụ gị, gị onye nwere akọnuche, ka ị nọ, na-eri nri nʼụlọ arụsị, ọ bụ na ha agaghị eche na ha bụ ndị okwukwe ha na-esighị ike, ga-enwe obi ike soro gị rie nri a gọrọ arụsị? 11 Nʼụzọ dị otu a, ndị kwere ekwe na-adịghị ike, ndị Kraịst nwụrụ nʼihi ha, na-esite nʼihe mmụta gị laa nʼiyi. 12 Cheta na ọ bụ mmehie i mere megide Kraịst, mgbe unu na-emegide mmụọ nwanne gị nʼime Kraịst, nʼihi nʼakọnuche ha esighị ike. 13 Nʼihi nke a, ọ bụrụ na ihe oriri ga-eme ka nwanna m mee mmehie, agaghị m eri anụ ọzọ, ka m ghara ime ka nwanna m maa nʼọnya.
In Other Versions
1 Corinthians 8 in the ANGEFD
1 Corinthians 8 in the ANTPNG2D
1 Corinthians 8 in the AS21
1 Corinthians 8 in the BAGH
1 Corinthians 8 in the BBPNG
1 Corinthians 8 in the BBT1E
1 Corinthians 8 in the BDS
1 Corinthians 8 in the BEV
1 Corinthians 8 in the BHAD
1 Corinthians 8 in the BIB
1 Corinthians 8 in the BLPT
1 Corinthians 8 in the BNT
1 Corinthians 8 in the BNTABOOT
1 Corinthians 8 in the BNTLV
1 Corinthians 8 in the BOATCB
1 Corinthians 8 in the BOATCB2
1 Corinthians 8 in the BOBCV
1 Corinthians 8 in the BOCNT
1 Corinthians 8 in the BOECS
1 Corinthians 8 in the BOGWICC
1 Corinthians 8 in the BOHCB
1 Corinthians 8 in the BOHCV
1 Corinthians 8 in the BOHLNT
1 Corinthians 8 in the BOHNTLTAL
1 Corinthians 8 in the BOILNTAP
1 Corinthians 8 in the BOITCV
1 Corinthians 8 in the BOKCV
1 Corinthians 8 in the BOKCV2
1 Corinthians 8 in the BOKHWOG
1 Corinthians 8 in the BOKSSV
1 Corinthians 8 in the BOLCB
1 Corinthians 8 in the BOLCB2
1 Corinthians 8 in the BOMCV
1 Corinthians 8 in the BONAV
1 Corinthians 8 in the BONCB
1 Corinthians 8 in the BONLT
1 Corinthians 8 in the BONUT2
1 Corinthians 8 in the BOPLNT
1 Corinthians 8 in the BOSCB
1 Corinthians 8 in the BOSNC
1 Corinthians 8 in the BOTLNT
1 Corinthians 8 in the BOVCB
1 Corinthians 8 in the BOYCB
1 Corinthians 8 in the BPBB
1 Corinthians 8 in the BPH
1 Corinthians 8 in the BSB
1 Corinthians 8 in the CCB
1 Corinthians 8 in the CUV
1 Corinthians 8 in the CUVS
1 Corinthians 8 in the DBT
1 Corinthians 8 in the DGDNT
1 Corinthians 8 in the DHNT
1 Corinthians 8 in the DNT
1 Corinthians 8 in the ELBE
1 Corinthians 8 in the EMTV
1 Corinthians 8 in the ESV
1 Corinthians 8 in the FBV
1 Corinthians 8 in the FEB
1 Corinthians 8 in the GGMNT
1 Corinthians 8 in the GNT
1 Corinthians 8 in the HARY
1 Corinthians 8 in the HNT
1 Corinthians 8 in the IRVA
1 Corinthians 8 in the IRVB
1 Corinthians 8 in the IRVG
1 Corinthians 8 in the IRVH
1 Corinthians 8 in the IRVK
1 Corinthians 8 in the IRVM
1 Corinthians 8 in the IRVM2
1 Corinthians 8 in the IRVO
1 Corinthians 8 in the IRVP
1 Corinthians 8 in the IRVT
1 Corinthians 8 in the IRVT2
1 Corinthians 8 in the IRVU
1 Corinthians 8 in the ISVN
1 Corinthians 8 in the JSNT
1 Corinthians 8 in the KAPI
1 Corinthians 8 in the KBT1ETNIK
1 Corinthians 8 in the KBV
1 Corinthians 8 in the KJV
1 Corinthians 8 in the KNFD
1 Corinthians 8 in the LBA
1 Corinthians 8 in the LBLA
1 Corinthians 8 in the LNT
1 Corinthians 8 in the LSV
1 Corinthians 8 in the MAAL
1 Corinthians 8 in the MBV
1 Corinthians 8 in the MBV2
1 Corinthians 8 in the MHNT
1 Corinthians 8 in the MKNFD
1 Corinthians 8 in the MNG
1 Corinthians 8 in the MNT
1 Corinthians 8 in the MNT2
1 Corinthians 8 in the MRS1T
1 Corinthians 8 in the NAA
1 Corinthians 8 in the NASB
1 Corinthians 8 in the NBLA
1 Corinthians 8 in the NBS
1 Corinthians 8 in the NBVTP
1 Corinthians 8 in the NET2
1 Corinthians 8 in the NIV11
1 Corinthians 8 in the NNT
1 Corinthians 8 in the NNT2
1 Corinthians 8 in the NNT3
1 Corinthians 8 in the PDDPT
1 Corinthians 8 in the PFNT
1 Corinthians 8 in the RMNT
1 Corinthians 8 in the SBIAS
1 Corinthians 8 in the SBIBS
1 Corinthians 8 in the SBIBS2
1 Corinthians 8 in the SBICS
1 Corinthians 8 in the SBIDS
1 Corinthians 8 in the SBIGS
1 Corinthians 8 in the SBIHS
1 Corinthians 8 in the SBIIS
1 Corinthians 8 in the SBIIS2
1 Corinthians 8 in the SBIIS3
1 Corinthians 8 in the SBIKS
1 Corinthians 8 in the SBIKS2
1 Corinthians 8 in the SBIMS
1 Corinthians 8 in the SBIOS
1 Corinthians 8 in the SBIPS
1 Corinthians 8 in the SBISS
1 Corinthians 8 in the SBITS
1 Corinthians 8 in the SBITS2
1 Corinthians 8 in the SBITS3
1 Corinthians 8 in the SBITS4
1 Corinthians 8 in the SBIUS
1 Corinthians 8 in the SBIVS
1 Corinthians 8 in the SBT
1 Corinthians 8 in the SBT1E
1 Corinthians 8 in the SCHL
1 Corinthians 8 in the SNT
1 Corinthians 8 in the SUSU
1 Corinthians 8 in the SUSU2
1 Corinthians 8 in the SYNO
1 Corinthians 8 in the TBIAOTANT
1 Corinthians 8 in the TBT1E
1 Corinthians 8 in the TBT1E2
1 Corinthians 8 in the TFTIP
1 Corinthians 8 in the TFTU
1 Corinthians 8 in the TGNTATF3T
1 Corinthians 8 in the THAI
1 Corinthians 8 in the TNFD
1 Corinthians 8 in the TNT
1 Corinthians 8 in the TNTIK
1 Corinthians 8 in the TNTIL
1 Corinthians 8 in the TNTIN
1 Corinthians 8 in the TNTIP
1 Corinthians 8 in the TNTIZ
1 Corinthians 8 in the TOMA
1 Corinthians 8 in the TTENT
1 Corinthians 8 in the UBG
1 Corinthians 8 in the UGV
1 Corinthians 8 in the UGV2
1 Corinthians 8 in the UGV3
1 Corinthians 8 in the VBL
1 Corinthians 8 in the VDCC
1 Corinthians 8 in the YALU
1 Corinthians 8 in the YAPE
1 Corinthians 8 in the YBVTP
1 Corinthians 8 in the ZBP