1 John 5 (BOICB)

1 Onye ọbụla kweere na Jisọs bụ Kraịst bụ onye amụrụ site na Chineke. Onye ọbụla nke hụkwara Nna nʼanya na-ahụkwa Ọkpara ya nʼanya. 2 Ọ bụ otu a ka anyị si amata na anyị hụrụ ụmụ Chineke nʼanya, mgbe anyị na-ahụ Chineke nʼanya, na-erubekwa isi nʼiwu ya niile. 3 Nke a bụ ịhụnanya Chineke, na anyị ga-edebe iwu ya. Iwu ya adịghịkwa arọ. 4 Nʼihi na onye ọbụla amụrụ site na Chineke na-emeri ụwa. Nke a bụkwa mmeri ahụ na-emeri ụwa, ọ bụladị okwukwe anyị. 5 Onye pụrụ imeri ụwa, ma ọ bụghị naanị onye ahụ kweere na Jisọs bụ Ọkpara Chineke? 6 Ọ bụ onye ahụ bịara site na mmiri na ọbara, ya bụ Jisọs Kraịst. O siteghị naanị na mmiri bịa, kama o sitere na mmiri na ọbara. Ọ bụkwa Mmụọ Nsọ na-agba ama maka ya, nʼihi na Mmụọ Nsọ bụ eziokwu. 7 Nʼihi na ha dị atọ gbara akaebe: 8 Mmụọ Nsọ, na mmiri na ọbara, ha atọ kwekọrịtara. 9 Ọ bụrụ na anyị nabata akaebe nke mmadụ gbara, akaebe nke Chineke gbara dị ukwuu karịa, nʼihi na ọ bụ akaebe Chineke gbara banyere Ọkpara ya. 10 Onye ọbụla kweere nʼỌkpara Chineke nwere ọgbụgba ama a nʼobi ya. Ma onye ọbụla na-ekwereghị na Chineke emeela ya ka ọ bụrụ onye ụgha, nʼihi na o kwereghị nʼama ahụ Chineke gbara banyere Ọkpara ya. 11 Ama ahụ bụkwa nke a, na Chineke enyela anyị ndụ ebighị ebi, ndụ a dịkwa nʼime Ọkpara ya. 12 Onye ọbụla nwere Ọkpara ahụ nwere ndụ ma onye ọbụla na-enweghị Ọkpara Chineke enweghị ndụ. 13 Ana m edere unu ihe ndị a unu ndị kweere nʼaha Ọkpara Chineke, ime ka unu mata na unu nwere ndụ ebighị ebi. 14 Nkwuwa okwu anyị nwere na ya bụ, na ọ bụrụ na anyị arịọ ihe ọbụla dịka ọchịchọ obi ya siri dị, ọ na-anụ olu anyị. 15 Ọ bụrụkwanụ na anyị matara na ọ na-anụ olu anyị mgbe ọbụla anyị rịọrọ ya ihe, anyị na-amatakwa na anyị anatala ihe ọbụla anyị rịọrọ ya. 16 Ọ bụrụ na onye ọbụla ahụ ka nwanna ya na-eme mmehie nke na-adịghị eduba nʼọnwụ, ya kpee ekpere, Chineke ga-enyekwa onye ahụ ndụ. Nke a bụ maka ndị ahụ mmehie ha na-abụghị nke na-eduba nʼọnwụ. E nwere mmehie na-eduba nʼọnwụ. Asịghị m unu kpee ekpere maka nke ahụ. 17 Ajọ omume niile bụ mmehie, ma ọ dị mmehie nke na-adịghị eduba nʼọnwụ. 18 Anyị matara na onye ọbụla amụrụ site na Chineke anaghị aga nʼihu na-eme mmehie, kama onye ahụ nke amụrụ site na Chineke na-echekwa ha, ajọ onye ahụ adịghị emetụkwa ha aka. 19 Anyị maara na anyị bụ ụmụ Chineke, ụwa niile nọkwa nʼokpuru ike ajọ onye ahụ. 20 Anyị matakwara na Ọkpara Chineke abịala, nyekwa anyị nghọta ka anyị mara ya, onye bụ eziokwu. Anyị nọ nʼime onye ahụ bụ eziokwu, ọ bụladị nʼime Ọkpara ya, bụ Jisọs Kraịst. Ya onwe ya bụ ezi Chineke bụrụkwa ndụ ebighị ebi. 21 Ụmụ m, wezuganụ onwe unu site nʼarụsị niile.

In Other Versions

1 John 5 in the ANGEFD

1 John 5 in the ANTPNG2D

1 John 5 in the AS21

1 John 5 in the BAGH

1 John 5 in the BBPNG

1 John 5 in the BBT1E

1 John 5 in the BDS

1 John 5 in the BEV

1 John 5 in the BHAD

1 John 5 in the BIB

1 John 5 in the BLPT

1 John 5 in the BNT

1 John 5 in the BNTABOOT

1 John 5 in the BNTLV

1 John 5 in the BOATCB

1 John 5 in the BOATCB2

1 John 5 in the BOBCV

1 John 5 in the BOCNT

1 John 5 in the BOECS

1 John 5 in the BOGWICC

1 John 5 in the BOHCB

1 John 5 in the BOHCV

1 John 5 in the BOHLNT

1 John 5 in the BOHNTLTAL

1 John 5 in the BOILNTAP

1 John 5 in the BOITCV

1 John 5 in the BOKCV

1 John 5 in the BOKCV2

1 John 5 in the BOKHWOG

1 John 5 in the BOKSSV

1 John 5 in the BOLCB

1 John 5 in the BOLCB2

1 John 5 in the BOMCV

1 John 5 in the BONAV

1 John 5 in the BONCB

1 John 5 in the BONLT

1 John 5 in the BONUT2

1 John 5 in the BOPLNT

1 John 5 in the BOSCB

1 John 5 in the BOSNC

1 John 5 in the BOTLNT

1 John 5 in the BOVCB

1 John 5 in the BOYCB

1 John 5 in the BPBB

1 John 5 in the BPH

1 John 5 in the BSB

1 John 5 in the CCB

1 John 5 in the CUV

1 John 5 in the CUVS

1 John 5 in the DBT

1 John 5 in the DGDNT

1 John 5 in the DHNT

1 John 5 in the DNT

1 John 5 in the ELBE

1 John 5 in the EMTV

1 John 5 in the ESV

1 John 5 in the FBV

1 John 5 in the FEB

1 John 5 in the GGMNT

1 John 5 in the GNT

1 John 5 in the HARY

1 John 5 in the HNT

1 John 5 in the IRVA

1 John 5 in the IRVB

1 John 5 in the IRVG

1 John 5 in the IRVH

1 John 5 in the IRVK

1 John 5 in the IRVM

1 John 5 in the IRVM2

1 John 5 in the IRVO

1 John 5 in the IRVP

1 John 5 in the IRVT

1 John 5 in the IRVT2

1 John 5 in the IRVU

1 John 5 in the ISVN

1 John 5 in the JSNT

1 John 5 in the KAPI

1 John 5 in the KBT1ETNIK

1 John 5 in the KBV

1 John 5 in the KJV

1 John 5 in the KNFD

1 John 5 in the LBA

1 John 5 in the LBLA

1 John 5 in the LNT

1 John 5 in the LSV

1 John 5 in the MAAL

1 John 5 in the MBV

1 John 5 in the MBV2

1 John 5 in the MHNT

1 John 5 in the MKNFD

1 John 5 in the MNG

1 John 5 in the MNT

1 John 5 in the MNT2

1 John 5 in the MRS1T

1 John 5 in the NAA

1 John 5 in the NASB

1 John 5 in the NBLA

1 John 5 in the NBS

1 John 5 in the NBVTP

1 John 5 in the NET2

1 John 5 in the NIV11

1 John 5 in the NNT

1 John 5 in the NNT2

1 John 5 in the NNT3

1 John 5 in the PDDPT

1 John 5 in the PFNT

1 John 5 in the RMNT

1 John 5 in the SBIAS

1 John 5 in the SBIBS

1 John 5 in the SBIBS2

1 John 5 in the SBICS

1 John 5 in the SBIDS

1 John 5 in the SBIGS

1 John 5 in the SBIHS

1 John 5 in the SBIIS

1 John 5 in the SBIIS2

1 John 5 in the SBIIS3

1 John 5 in the SBIKS

1 John 5 in the SBIKS2

1 John 5 in the SBIMS

1 John 5 in the SBIOS

1 John 5 in the SBIPS

1 John 5 in the SBISS

1 John 5 in the SBITS

1 John 5 in the SBITS2

1 John 5 in the SBITS3

1 John 5 in the SBITS4

1 John 5 in the SBIUS

1 John 5 in the SBIVS

1 John 5 in the SBT

1 John 5 in the SBT1E

1 John 5 in the SCHL

1 John 5 in the SNT

1 John 5 in the SUSU

1 John 5 in the SUSU2

1 John 5 in the SYNO

1 John 5 in the TBIAOTANT

1 John 5 in the TBT1E

1 John 5 in the TBT1E2

1 John 5 in the TFTIP

1 John 5 in the TFTU

1 John 5 in the TGNTATF3T

1 John 5 in the THAI

1 John 5 in the TNFD

1 John 5 in the TNT

1 John 5 in the TNTIK

1 John 5 in the TNTIL

1 John 5 in the TNTIN

1 John 5 in the TNTIP

1 John 5 in the TNTIZ

1 John 5 in the TOMA

1 John 5 in the TTENT

1 John 5 in the UBG

1 John 5 in the UGV

1 John 5 in the UGV2

1 John 5 in the UGV3

1 John 5 in the VBL

1 John 5 in the VDCC

1 John 5 in the YALU

1 John 5 in the YAPE

1 John 5 in the YBVTP

1 John 5 in the ZBP