2 Chronicles 3 (BOICB)
1 Mgbe ahụ, Solomọn malitere iwu ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ. Ọ bụ nʼugwu Mọrịa, nke dị na Jerusalem, ka e wukwasịrị ya, nʼebe ahụ ONYENWE ANYỊ mere ka Devid bụ nna ya hụ ya anya. Ọ bụ nʼala ebe ịzọcha ọka Arauna, onye Jebus, ebe ahụ Devid họpụtara. 2 O bidoro iwu ụlọ ahụ nʼabalị nke abụọ, nke ọnwa abụọ, nʼafọ nke anọ, nke ọchịchị eze ya. 3 Ntọala Solomọn tọrọ maka iwu ụlọnsọ Chineke dị iri mita abụọ na asaa nʼogologo, mita itoolu nʼobosara. (Nke a bụ ma ejiri ihe ọtụtụ ochie). 4 Ịdị ogologo mpụta ọnụ ụlọ nke ụlọnsọ ukwu ahụ dị mita itoolu, dịka ịdị ogologo obosara ụlọ nso ahụ nʼonwe ya. Ịdị elu ya dịkwa mita itoolu.O jikwa ọlaedo a nụchara anụcha machie ime ya. 5 O ji osisi junipa machie ahụ ime ụlọ ezumezu ahụ, jirikwa ọlaedo a nụchara anụcha techie osisi ndị ahụ niile. Emesịa, e sere oyiyi nkwụ dị iche iche, na oyiyi ụdọ igwe nʼahụ ụlọ ahụ iji chọọ ya mma. 6 O ji nkume dị oke ọnụahịa dị iche iche chọọ ime ụlọnsọ ahụ mma, ya na ọlaedo nke e si na Pavaim bute. 7 Ogidi osisi silin niile, na ibo ọnụ ụzọ niile, na aja ụlọ niile, na ọnụ ụzọ niile dị nʼụlọnsọ ukwu ahụ ka o ji ọlaedo techie. Ọ gbukwara egbugbu oyiyi cherubim na mgbidi ya niile. 8 O wuru Ebe ahụ Kachasị Nsọ; nke ogologo ọnụ ụlọ ya dị mita iri, otu a kwa, obosara ya dị mita iri. O ji ọlaedo dị ezi mma nke ọnụahịa ya ruru narị talenti isii techie ahụ ime ụlọ ahụ niile. 9 Ịdị arọ ọlaedo e ji kpụọ ǹtu e ji wuo ya dị iri shekel ise. E jikwa ọlaedo techie akụkụ elu elu nke ime ọnụ ụlọ a. 10 Solomọn tinyere oyiyi mmụọ ozi cherubim abụọ ọ kpụrụ nʼime Ebe ahụ Kachasị Nsọ, werekwa ọlaedo machie ha. 11 Ịdị ogologo nku cherubim ndị a ruru mita iri. Ịdị ogologo otu nku cherub nke mbụ ruru mita abụọ na ọkara. Ọnụ nku a na-emetụ ahụ ime ụlọ nke ụlọnsọ ukwu, ma ọnụ ọnụ nku nke ọzọ, nke ịdị ogologo ya ruru mita abụọ nʼọkara, na-emetụ ọnụ otu nku cherub nke ọzọ. 12 Nʼotu aka ahụ, otu nku cherub nke abụọ ruru mita abụọ na ọkara nʼogologo. Ọnụ nku ya na-emetụ akụkụ nke ọzọ nke ahụ ime ụlọnsọ ukwu, ma nku ya nke ọzọ, nke rukwara mita abụọ na ọkara nʼogologo, na-emetụ ọnụ ọnụ otu nku cherub nke mbụ. 13 Nku cherubim ndị a gbasapụrụ ruo mita iri nʼogologo. Ha guzo ọtọ nʼụkwụ ha, na-eche ihu nʼọnụ ụlọ ezumezu ahụ. 14 O ji akwa na-acha anụnụ anụnụ, na uhie uhie, na odo odo, na ezi akwa ọcha, mee akwa mgbochi, nke a kpanyekwara oyiyi cherubim nʼime ya. 15 O wuru ogidi abụọ dị nʼihu ụlọnsọ ahụ, nke ịdị elu ya ruru mita iri na asaa. Ọ kpụkwara ihe a dokwasịrị nʼelu ogidi ndị a, nke ịdị elu ha dị mita abụọ na ọkara. 16 Ọ kpụkwara ihe yiri ụdọ igwe a tụrụ atụ, nke e kokwasịrị nʼelu ogidi abụọ ndị ahụ. Kpụọkwa narị mkpụrụ pomegranet, nke a ganyekọtara ya na ụdọ igwe ahụ. 17 O guzobere ogidi abụọ ndị ahụ nʼihu ụlọnsọ ukwu ahụ, otu nʼakụkụ ugwu nke ọzọ nʼakụkụ ndịda. Ogidi nke dị na ndịda ka ọ kpọrọ Jakin, ma nke dị nʼugwu ka ọ kpọrọ Boaz.
In Other Versions
2 Chronicles 3 in the ANGEFD
2 Chronicles 3 in the ANTPNG2D
2 Chronicles 3 in the AS21
2 Chronicles 3 in the BAGH
2 Chronicles 3 in the BBPNG
2 Chronicles 3 in the BBT1E
2 Chronicles 3 in the BDS
2 Chronicles 3 in the BEV
2 Chronicles 3 in the BHAD
2 Chronicles 3 in the BIB
2 Chronicles 3 in the BLPT
2 Chronicles 3 in the BNT
2 Chronicles 3 in the BNTABOOT
2 Chronicles 3 in the BNTLV
2 Chronicles 3 in the BOATCB
2 Chronicles 3 in the BOATCB2
2 Chronicles 3 in the BOBCV
2 Chronicles 3 in the BOCNT
2 Chronicles 3 in the BOECS
2 Chronicles 3 in the BOGWICC
2 Chronicles 3 in the BOHCB
2 Chronicles 3 in the BOHCV
2 Chronicles 3 in the BOHLNT
2 Chronicles 3 in the BOHNTLTAL
2 Chronicles 3 in the BOILNTAP
2 Chronicles 3 in the BOITCV
2 Chronicles 3 in the BOKCV
2 Chronicles 3 in the BOKCV2
2 Chronicles 3 in the BOKHWOG
2 Chronicles 3 in the BOKSSV
2 Chronicles 3 in the BOLCB
2 Chronicles 3 in the BOLCB2
2 Chronicles 3 in the BOMCV
2 Chronicles 3 in the BONAV
2 Chronicles 3 in the BONCB
2 Chronicles 3 in the BONLT
2 Chronicles 3 in the BONUT2
2 Chronicles 3 in the BOPLNT
2 Chronicles 3 in the BOSCB
2 Chronicles 3 in the BOSNC
2 Chronicles 3 in the BOTLNT
2 Chronicles 3 in the BOVCB
2 Chronicles 3 in the BOYCB
2 Chronicles 3 in the BPBB
2 Chronicles 3 in the BPH
2 Chronicles 3 in the BSB
2 Chronicles 3 in the CCB
2 Chronicles 3 in the CUV
2 Chronicles 3 in the CUVS
2 Chronicles 3 in the DBT
2 Chronicles 3 in the DGDNT
2 Chronicles 3 in the DHNT
2 Chronicles 3 in the DNT
2 Chronicles 3 in the ELBE
2 Chronicles 3 in the EMTV
2 Chronicles 3 in the ESV
2 Chronicles 3 in the FBV
2 Chronicles 3 in the FEB
2 Chronicles 3 in the GGMNT
2 Chronicles 3 in the GNT
2 Chronicles 3 in the HARY
2 Chronicles 3 in the HNT
2 Chronicles 3 in the IRVA
2 Chronicles 3 in the IRVB
2 Chronicles 3 in the IRVG
2 Chronicles 3 in the IRVH
2 Chronicles 3 in the IRVK
2 Chronicles 3 in the IRVM
2 Chronicles 3 in the IRVM2
2 Chronicles 3 in the IRVO
2 Chronicles 3 in the IRVP
2 Chronicles 3 in the IRVT
2 Chronicles 3 in the IRVT2
2 Chronicles 3 in the IRVU
2 Chronicles 3 in the ISVN
2 Chronicles 3 in the JSNT
2 Chronicles 3 in the KAPI
2 Chronicles 3 in the KBT1ETNIK
2 Chronicles 3 in the KBV
2 Chronicles 3 in the KJV
2 Chronicles 3 in the KNFD
2 Chronicles 3 in the LBA
2 Chronicles 3 in the LBLA
2 Chronicles 3 in the LNT
2 Chronicles 3 in the LSV
2 Chronicles 3 in the MAAL
2 Chronicles 3 in the MBV
2 Chronicles 3 in the MBV2
2 Chronicles 3 in the MHNT
2 Chronicles 3 in the MKNFD
2 Chronicles 3 in the MNG
2 Chronicles 3 in the MNT
2 Chronicles 3 in the MNT2
2 Chronicles 3 in the MRS1T
2 Chronicles 3 in the NAA
2 Chronicles 3 in the NASB
2 Chronicles 3 in the NBLA
2 Chronicles 3 in the NBS
2 Chronicles 3 in the NBVTP
2 Chronicles 3 in the NET2
2 Chronicles 3 in the NIV11
2 Chronicles 3 in the NNT
2 Chronicles 3 in the NNT2
2 Chronicles 3 in the NNT3
2 Chronicles 3 in the PDDPT
2 Chronicles 3 in the PFNT
2 Chronicles 3 in the RMNT
2 Chronicles 3 in the SBIAS
2 Chronicles 3 in the SBIBS
2 Chronicles 3 in the SBIBS2
2 Chronicles 3 in the SBICS
2 Chronicles 3 in the SBIDS
2 Chronicles 3 in the SBIGS
2 Chronicles 3 in the SBIHS
2 Chronicles 3 in the SBIIS
2 Chronicles 3 in the SBIIS2
2 Chronicles 3 in the SBIIS3
2 Chronicles 3 in the SBIKS
2 Chronicles 3 in the SBIKS2
2 Chronicles 3 in the SBIMS
2 Chronicles 3 in the SBIOS
2 Chronicles 3 in the SBIPS
2 Chronicles 3 in the SBISS
2 Chronicles 3 in the SBITS
2 Chronicles 3 in the SBITS2
2 Chronicles 3 in the SBITS3
2 Chronicles 3 in the SBITS4
2 Chronicles 3 in the SBIUS
2 Chronicles 3 in the SBIVS
2 Chronicles 3 in the SBT
2 Chronicles 3 in the SBT1E
2 Chronicles 3 in the SCHL
2 Chronicles 3 in the SNT
2 Chronicles 3 in the SUSU
2 Chronicles 3 in the SUSU2
2 Chronicles 3 in the SYNO
2 Chronicles 3 in the TBIAOTANT
2 Chronicles 3 in the TBT1E
2 Chronicles 3 in the TBT1E2
2 Chronicles 3 in the TFTIP
2 Chronicles 3 in the TFTU
2 Chronicles 3 in the TGNTATF3T
2 Chronicles 3 in the THAI
2 Chronicles 3 in the TNFD
2 Chronicles 3 in the TNT
2 Chronicles 3 in the TNTIK
2 Chronicles 3 in the TNTIL
2 Chronicles 3 in the TNTIN
2 Chronicles 3 in the TNTIP
2 Chronicles 3 in the TNTIZ
2 Chronicles 3 in the TOMA
2 Chronicles 3 in the TTENT
2 Chronicles 3 in the UBG
2 Chronicles 3 in the UGV
2 Chronicles 3 in the UGV2
2 Chronicles 3 in the UGV3
2 Chronicles 3 in the VBL
2 Chronicles 3 in the VDCC
2 Chronicles 3 in the YALU
2 Chronicles 3 in the YAPE
2 Chronicles 3 in the YBVTP
2 Chronicles 3 in the ZBP