2 Thessalonians 3 (BOICB)

1 Nʼikpeazụ, ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere ka ozi Onyenwe anyị gaa nʼihu na-agbasa ruo ebe niile ma bụrụ ihe a na-asọpụrụ, dị ka ọ gbasara nʼetiti unu. 2 Ka e nwee ike napụta anyị nʼaka ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe. 3 Ma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi, ọ ga-echebe unu ma gbaakwa unu ume ka unu hapụ ịdaba nʼaka ajọ onye ahụ. 4 Anyị nwere nchekwube nʼime Onyenwe anyị na unu na-eme ma ga-anọgidekwa na-eme ihe niile anyị nyere unu nʼiwu. 5 Ka Onyenwe anyị duzie obi unu ịghọta ịhụnanya Chineke ya na ụdị ntachiobi Kraịst nwere. 6 Ụmụnna, nke a bụ iwu anyị na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ka unu zere onye ọbụla kpọrọ onwe ya onye kwere ekwe nʼime unu na-ebi ndụ umengwụ na onye na-adịghị eso ozizi nke unu natara nʼaka anyị. 7 Nʼihi na unu maara nke ọma nʼime onwe unu na unu kwesiri ịgbaso omume anyị. O nweghị mgbe ọbụla unu hụrụ anyị ka anyị na-agagharị hapụ ọrụ anyị kwesiri ịrụ. 8 O nweghị onye ọbụla anyị riri nri ya nke anyị na-ebughị ụzọ kwụọ ya ụgwọ. Kama anyị rụsịrị ọrụ ike, dọgbukwaa onwe anyị nʼọrụ ehihie na abalị, ka anyị ghara ịbụ ibu arọ nye onye ọbụla. 9 Ọ bụghị na anyị enweghị ikike ịnara unu ihe oriri, kama ọ bụ ka anyị kuziere unu site nʼomume anyị ihe unu ga na-eṅomi. 10 Ọ bụladị mgbe anyị na unu nọ, anyị nyere unu iwu a sị, “Onye ọbụla na-agaghị ọrụ ya erila nri.” 11 Ma anyị anụla na ụfọdụ nʼetiti unu na-anọ nkịtị na-arụghị ọrụ ọbụla, kama ndị dị otu a na-agagharị, na-etinye anya nʼihe na-agbasaghị ha. Ha anaghị arụ ọrụ ọbụla. 12 Anyị na-enye ndị a iwu, na-adụsịkwa ha ọdụ ike site nʼaha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, si ha wetuo obi ha ala rụsie ọrụ ha ike. Ka ha riekwa nri ha ji aka ha rụpụta. 13 Otu ọ dị ụmụnna, unu ekwela ka ike ịrụ ọrụ ọma gwụ unu. 14 Ma ọ bụrụ na ndị ọbụla adịghị erube isi nye ihe anyị kwuru nʼime akwụkwọ ozi a, hụbanụ ndị dị otu a ama ma kwụsịkwa iso ha nwekọ ihe ọbụla, ka ihere mekwa ha. 15 Nʼagbanyeghị nke a, unu agụkwala ha dị ka ndị iro unu, kama nyenụ ha ndụmọdụ dị ka ụmụnna. 16 Ugbu a, ka Onyenwe anyị, onye udo na-esi nʼaka ya abịa tụkwasịrị unu udo ya mgbe niile, nʼime ọnọdụ ọbụla unu nọ nʼime ya. Onyenwe anyị nọnyekwara unu. 17 Mụ onwe m bụ Pọl ji aka m depụta ekele a, nke m na-ekele unu niile. Nke a bụ ihe e ji arịba akwụkwọ niile m dere ama. Otu a ka m si ede ihe. 18 Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere unu niile.

In Other Versions

2 Thessalonians 3 in the ANGEFD

2 Thessalonians 3 in the ANTPNG2D

2 Thessalonians 3 in the AS21

2 Thessalonians 3 in the BAGH

2 Thessalonians 3 in the BBPNG

2 Thessalonians 3 in the BBT1E

2 Thessalonians 3 in the BDS

2 Thessalonians 3 in the BEV

2 Thessalonians 3 in the BHAD

2 Thessalonians 3 in the BIB

2 Thessalonians 3 in the BLPT

2 Thessalonians 3 in the BNT

2 Thessalonians 3 in the BNTABOOT

2 Thessalonians 3 in the BNTLV

2 Thessalonians 3 in the BOATCB

2 Thessalonians 3 in the BOATCB2

2 Thessalonians 3 in the BOBCV

2 Thessalonians 3 in the BOCNT

2 Thessalonians 3 in the BOECS

2 Thessalonians 3 in the BOGWICC

2 Thessalonians 3 in the BOHCB

2 Thessalonians 3 in the BOHCV

2 Thessalonians 3 in the BOHLNT

2 Thessalonians 3 in the BOHNTLTAL

2 Thessalonians 3 in the BOILNTAP

2 Thessalonians 3 in the BOITCV

2 Thessalonians 3 in the BOKCV

2 Thessalonians 3 in the BOKCV2

2 Thessalonians 3 in the BOKHWOG

2 Thessalonians 3 in the BOKSSV

2 Thessalonians 3 in the BOLCB

2 Thessalonians 3 in the BOLCB2

2 Thessalonians 3 in the BOMCV

2 Thessalonians 3 in the BONAV

2 Thessalonians 3 in the BONCB

2 Thessalonians 3 in the BONLT

2 Thessalonians 3 in the BONUT2

2 Thessalonians 3 in the BOPLNT

2 Thessalonians 3 in the BOSCB

2 Thessalonians 3 in the BOSNC

2 Thessalonians 3 in the BOTLNT

2 Thessalonians 3 in the BOVCB

2 Thessalonians 3 in the BOYCB

2 Thessalonians 3 in the BPBB

2 Thessalonians 3 in the BPH

2 Thessalonians 3 in the BSB

2 Thessalonians 3 in the CCB

2 Thessalonians 3 in the CUV

2 Thessalonians 3 in the CUVS

2 Thessalonians 3 in the DBT

2 Thessalonians 3 in the DGDNT

2 Thessalonians 3 in the DHNT

2 Thessalonians 3 in the DNT

2 Thessalonians 3 in the ELBE

2 Thessalonians 3 in the EMTV

2 Thessalonians 3 in the ESV

2 Thessalonians 3 in the FBV

2 Thessalonians 3 in the FEB

2 Thessalonians 3 in the GGMNT

2 Thessalonians 3 in the GNT

2 Thessalonians 3 in the HARY

2 Thessalonians 3 in the HNT

2 Thessalonians 3 in the IRVA

2 Thessalonians 3 in the IRVB

2 Thessalonians 3 in the IRVG

2 Thessalonians 3 in the IRVH

2 Thessalonians 3 in the IRVK

2 Thessalonians 3 in the IRVM

2 Thessalonians 3 in the IRVM2

2 Thessalonians 3 in the IRVO

2 Thessalonians 3 in the IRVP

2 Thessalonians 3 in the IRVT

2 Thessalonians 3 in the IRVT2

2 Thessalonians 3 in the IRVU

2 Thessalonians 3 in the ISVN

2 Thessalonians 3 in the JSNT

2 Thessalonians 3 in the KAPI

2 Thessalonians 3 in the KBT1ETNIK

2 Thessalonians 3 in the KBV

2 Thessalonians 3 in the KJV

2 Thessalonians 3 in the KNFD

2 Thessalonians 3 in the LBA

2 Thessalonians 3 in the LBLA

2 Thessalonians 3 in the LNT

2 Thessalonians 3 in the LSV

2 Thessalonians 3 in the MAAL

2 Thessalonians 3 in the MBV

2 Thessalonians 3 in the MBV2

2 Thessalonians 3 in the MHNT

2 Thessalonians 3 in the MKNFD

2 Thessalonians 3 in the MNG

2 Thessalonians 3 in the MNT

2 Thessalonians 3 in the MNT2

2 Thessalonians 3 in the MRS1T

2 Thessalonians 3 in the NAA

2 Thessalonians 3 in the NASB

2 Thessalonians 3 in the NBLA

2 Thessalonians 3 in the NBS

2 Thessalonians 3 in the NBVTP

2 Thessalonians 3 in the NET2

2 Thessalonians 3 in the NIV11

2 Thessalonians 3 in the NNT

2 Thessalonians 3 in the NNT2

2 Thessalonians 3 in the NNT3

2 Thessalonians 3 in the PDDPT

2 Thessalonians 3 in the PFNT

2 Thessalonians 3 in the RMNT

2 Thessalonians 3 in the SBIAS

2 Thessalonians 3 in the SBIBS

2 Thessalonians 3 in the SBIBS2

2 Thessalonians 3 in the SBICS

2 Thessalonians 3 in the SBIDS

2 Thessalonians 3 in the SBIGS

2 Thessalonians 3 in the SBIHS

2 Thessalonians 3 in the SBIIS

2 Thessalonians 3 in the SBIIS2

2 Thessalonians 3 in the SBIIS3

2 Thessalonians 3 in the SBIKS

2 Thessalonians 3 in the SBIKS2

2 Thessalonians 3 in the SBIMS

2 Thessalonians 3 in the SBIOS

2 Thessalonians 3 in the SBIPS

2 Thessalonians 3 in the SBISS

2 Thessalonians 3 in the SBITS

2 Thessalonians 3 in the SBITS2

2 Thessalonians 3 in the SBITS3

2 Thessalonians 3 in the SBITS4

2 Thessalonians 3 in the SBIUS

2 Thessalonians 3 in the SBIVS

2 Thessalonians 3 in the SBT

2 Thessalonians 3 in the SBT1E

2 Thessalonians 3 in the SCHL

2 Thessalonians 3 in the SNT

2 Thessalonians 3 in the SUSU

2 Thessalonians 3 in the SUSU2

2 Thessalonians 3 in the SYNO

2 Thessalonians 3 in the TBIAOTANT

2 Thessalonians 3 in the TBT1E

2 Thessalonians 3 in the TBT1E2

2 Thessalonians 3 in the TFTIP

2 Thessalonians 3 in the TFTU

2 Thessalonians 3 in the TGNTATF3T

2 Thessalonians 3 in the THAI

2 Thessalonians 3 in the TNFD

2 Thessalonians 3 in the TNT

2 Thessalonians 3 in the TNTIK

2 Thessalonians 3 in the TNTIL

2 Thessalonians 3 in the TNTIN

2 Thessalonians 3 in the TNTIP

2 Thessalonians 3 in the TNTIZ

2 Thessalonians 3 in the TOMA

2 Thessalonians 3 in the TTENT

2 Thessalonians 3 in the UBG

2 Thessalonians 3 in the UGV

2 Thessalonians 3 in the UGV2

2 Thessalonians 3 in the UGV3

2 Thessalonians 3 in the VBL

2 Thessalonians 3 in the VDCC

2 Thessalonians 3 in the YALU

2 Thessalonians 3 in the YAPE

2 Thessalonians 3 in the YBVTP

2 Thessalonians 3 in the ZBP