Amos 3 (BOICB)
1 Nụrụnụ okwu ndị a nke ONYENWE ANYỊ kwuru megide unu, unu ndị Izrel, megidekwa ezinaụlọ ahụ niile nke m kpọpụtara site nʼala Ijipt. 2 “Naanị unu ka m họọrọnʼime ezinaụlọ niile nke nọ nʼelu ụwa;Ọ bụ nʼihi nke a ka m ga-eji nye unu ahụhụnʼihi mmehie unu niile.” 3 Mmadụ abụọ ga-esi aṅaa jekọọ ijema ọ bụrụ na ha enweghị nkwekọrịta? 4 Ọdụm ọ na-agbọ ụja nʼọhịama ọ bụrụ na o nweghị anụ ọ hụrụ?Nwa ọdụm ọ na-ebigbọ nʼime olulu ya,mgbe ọ dịghị anụ ọ dọgburu? 5 Nnụnụ ọ na-ama nʼọnya dị nʼalama ọ bụrụ na o nweghị ọnya e siri ijide ya?Ọnya e siiri anụ ọ na-akụchima ọ bụrụ na o nweghị ihe ọ matara? 6 Mgbe a fụrụ opi nʼobodo,ọ bụ na ndị bi nʼime ya adịghị ama jijiji?Mgbe mbibi na ịla nʼiyi dakwasịrị obodo ọbụlaọ bụghị ONYENWE ANYỊ mere ka ọ dị? 7 Nʼezie Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ adịghị eme ihe ọbụlatutu ruo mgbe o buru ụzọ gosi yandị na-ejere ya ozi bụ ndị amụma. 8 Ọdụm agbọọla ụja,o nwere onye na-agaghị atụ egwu?Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ekwuola okwu,onye ga-ahapụ ibu amụma? 9 Kwusaanụ ya nʼobodo niile e wusiri ike nke Ashdọdna ebe niile e wusiri ike nke Ijipt, sị,“Zukọtanụ nʼelu ugwu niile nke Sameriaka unu hụ oke ọgbaaghara nke dị nʼetiti yana mmegbu niile nke dị nʼetiti ndị ya.” 10 “Ha echezọọla ime ezi ihe.” Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara,“bụ ndị ahụ na-akpakọba ihe e zutere nʼohi na ihe e sitere nʼaka ike pụnara ndị mmadụnʼime nʼụlọ ha niile e wusiri ike.” 11 Nʼihi ya nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwuru,“Onye iro na-abịa! Ọ ga-agba ala gị gburugburu;ọ ga-akwatu ebe niile gị bụ nke e wusiri ike,ma kwakọrọkwa ihe niile dị nʼụlọ gị ndị ahụ e wusiri ike.” 12 Otu a ka ONYENWE ANYỊ sịrị,“Dịka onye ọzụzụ atụrụ si anapụtanaanị ọkpụkpụ ụkwụ abụọ maọbụ iberibe ntị site nʼọnụ ọdụm,otu a ka a ga-esi zọpụta ụmụ Izrel bi na Sameria,na nkuku isi ihe ndinana nʼiberibe akwa ọma site nʼelu ihe ndina.” 13 “Nụrụ nke a, ma gbaanụ ama megide ụmụ Jekọb,” ọ bụ otu a ka Onyenwe anyị, bụ ONYENWE ANYỊ Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, kwubiri. 14 “Nʼụbọchị ahụ, m ga-enye Izrel ahụhụ nʼihi mmehie ha,aghaghị m imebikwa ebe ịchụ aja nke dị na Betel.Mpi dị nʼebe ịchụ aja ka a ga-ebipụkwa,mee ka ha daa nʼala. 15 Aga m etida ụlọ ndị niile ha wuru maka oge oyi,na nke ha wuru maka oge okpomọkụ;aga m ebibikwa ụlọ ndị ahụ niile ha ji ọdụ enyi wuo.Ọtụtụ ebe obibi ha niile ka a ga-etitukwa.”Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri ya.
In Other Versions
Amos 3 in the ANGEFD
Amos 3 in the ANTPNG2D
Amos 3 in the AS21
Amos 3 in the BAGH
Amos 3 in the BBPNG
Amos 3 in the BBT1E
Amos 3 in the BDS
Amos 3 in the BEV
Amos 3 in the BHAD
Amos 3 in the BIB
Amos 3 in the BLPT
Amos 3 in the BNT
Amos 3 in the BNTABOOT
Amos 3 in the BNTLV
Amos 3 in the BOATCB
Amos 3 in the BOATCB2
Amos 3 in the BOBCV
Amos 3 in the BOCNT
Amos 3 in the BOECS
Amos 3 in the BOGWICC
Amos 3 in the BOHCB
Amos 3 in the BOHCV
Amos 3 in the BOHLNT
Amos 3 in the BOHNTLTAL
Amos 3 in the BOILNTAP
Amos 3 in the BOITCV
Amos 3 in the BOKCV
Amos 3 in the BOKCV2
Amos 3 in the BOKHWOG
Amos 3 in the BOKSSV
Amos 3 in the BOLCB
Amos 3 in the BOLCB2
Amos 3 in the BOMCV
Amos 3 in the BONAV
Amos 3 in the BONCB
Amos 3 in the BONLT
Amos 3 in the BONUT2
Amos 3 in the BOPLNT
Amos 3 in the BOSCB
Amos 3 in the BOSNC
Amos 3 in the BOTLNT
Amos 3 in the BOVCB
Amos 3 in the BOYCB
Amos 3 in the BPBB
Amos 3 in the BPH
Amos 3 in the BSB
Amos 3 in the CCB
Amos 3 in the CUV
Amos 3 in the CUVS
Amos 3 in the DBT
Amos 3 in the DGDNT
Amos 3 in the DHNT
Amos 3 in the DNT
Amos 3 in the ELBE
Amos 3 in the EMTV
Amos 3 in the ESV
Amos 3 in the FBV
Amos 3 in the FEB
Amos 3 in the GGMNT
Amos 3 in the GNT
Amos 3 in the HARY
Amos 3 in the HNT
Amos 3 in the IRVA
Amos 3 in the IRVB
Amos 3 in the IRVG
Amos 3 in the IRVH
Amos 3 in the IRVK
Amos 3 in the IRVM
Amos 3 in the IRVM2
Amos 3 in the IRVO
Amos 3 in the IRVP
Amos 3 in the IRVT
Amos 3 in the IRVT2
Amos 3 in the IRVU
Amos 3 in the ISVN
Amos 3 in the JSNT
Amos 3 in the KAPI
Amos 3 in the KBT1ETNIK
Amos 3 in the KBV
Amos 3 in the KJV
Amos 3 in the KNFD
Amos 3 in the LBA
Amos 3 in the LBLA
Amos 3 in the LNT
Amos 3 in the LSV
Amos 3 in the MAAL
Amos 3 in the MBV
Amos 3 in the MBV2
Amos 3 in the MHNT
Amos 3 in the MKNFD
Amos 3 in the MNG
Amos 3 in the MNT
Amos 3 in the MNT2
Amos 3 in the MRS1T
Amos 3 in the NAA
Amos 3 in the NASB
Amos 3 in the NBLA
Amos 3 in the NBS
Amos 3 in the NBVTP
Amos 3 in the NET2
Amos 3 in the NIV11
Amos 3 in the NNT
Amos 3 in the NNT2
Amos 3 in the NNT3
Amos 3 in the PDDPT
Amos 3 in the PFNT
Amos 3 in the RMNT
Amos 3 in the SBIAS
Amos 3 in the SBIBS
Amos 3 in the SBIBS2
Amos 3 in the SBICS
Amos 3 in the SBIDS
Amos 3 in the SBIGS
Amos 3 in the SBIHS
Amos 3 in the SBIIS
Amos 3 in the SBIIS2
Amos 3 in the SBIIS3
Amos 3 in the SBIKS
Amos 3 in the SBIKS2
Amos 3 in the SBIMS
Amos 3 in the SBIOS
Amos 3 in the SBIPS
Amos 3 in the SBISS
Amos 3 in the SBITS
Amos 3 in the SBITS2
Amos 3 in the SBITS3
Amos 3 in the SBITS4
Amos 3 in the SBIUS
Amos 3 in the SBIVS
Amos 3 in the SBT
Amos 3 in the SBT1E
Amos 3 in the SCHL
Amos 3 in the SNT
Amos 3 in the SUSU
Amos 3 in the SUSU2
Amos 3 in the SYNO
Amos 3 in the TBIAOTANT
Amos 3 in the TBT1E
Amos 3 in the TBT1E2
Amos 3 in the TFTIP
Amos 3 in the TFTU
Amos 3 in the TGNTATF3T
Amos 3 in the THAI
Amos 3 in the TNFD
Amos 3 in the TNT
Amos 3 in the TNTIK
Amos 3 in the TNTIL
Amos 3 in the TNTIN
Amos 3 in the TNTIP
Amos 3 in the TNTIZ
Amos 3 in the TOMA
Amos 3 in the TTENT
Amos 3 in the UBG
Amos 3 in the UGV
Amos 3 in the UGV2
Amos 3 in the UGV3
Amos 3 in the VBL
Amos 3 in the VDCC
Amos 3 in the YALU
Amos 3 in the YAPE
Amos 3 in the YBVTP
Amos 3 in the ZBP