Amos 8 (BOICB)

1 Ihe a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ gosiri m. Otu nkata nke mkpụrụ osisi ọkọchị chara acha jupụtara. 2 Ọ sịrị m, “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”A sịrị m: “Otu nkata nke mkpụrụ osisi chara acha jupụtara nʼime ya.”Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ sịrị m, “Oge ọgwụgwụ abịakwasịla ndị m, Izrel. Agaghị m ewezugakwa ntaramahụhụ dịrị ha.” 3 Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwupụtara, “Nʼụbọchị ahụ, abụ niile nke a na-abụ nʼime ụlọnsọ ukwu ga-aghọ iti mkpu akwa. Ọtụtụ, ọtụtụ ozu ndị nwụrụ anwụ, nʼebe niile ọbụla ka atụpụsịrị ha! Mkpọtụ ọbụla adịghịkwa!” 4 Nụrụnụ nke a, unu ndị na-azọpịa ndị mkpa na-akpa,na-emekwa ka ụmụ ogbenye dị nʼala a gwụsịa, 5 na-asị,“Olee mgbe ọnwa ọhụrụ ga-agafeka anyị ree mkpụrụ ubi,na mgbe ụbọchị izuike ga-agwụka anyị ree ọka wiiti?”Ka anyị jiri ihe ọtụtụ dị nta,na ibuli ọnụ ngwa ahịa elu,na aghụghọ site nʼiji ihe ọtụtụ na-ezughị ezu. 6 Jiri ọlaọcha zụta ụmụ ogbenye,jirikwa akpụkpọụkwụ abụọ anyị zụta ndị mkpa na-akpa,ma reekọta ọka wiiti anyị zachatara nʼala ya na ezi ọka wiiti. 7 ONYENWE ANYỊ ewerela nganga Jekọb ṅụọ iyi, “Nʼezie, agaghị m echefu, ọ bụladị otu nʼime ọrụ niile ha rụrụ.” 8 Ọ bụ na ala agaghị ama jijiji nʼihi nke a,ndị niile bi nʼime ya ha agaghị eru ụjụ?Ala a niile ga-etoju dịka osimiri Naịl,a ga-eme ka ọ magharịa malie elu, ma tachaadịka iyi Ijipt. 9 “Ma nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwubiri ya,“Aga m eme ka anyanwụ daa nʼetiti ehihie,ime ka ọchịchịrị dịrị nʼetiti oke ehihie nke ụbọchị. 10 Aghaghị m ime ka ụbọchị oke oriri unu ghọọ ụbọchị iru ụjụ;gbanwee abụ unu niile ka ha ghọọ abụ akwa.Aga m eme ka onye ọbụla nʼime unu yiri akwa mkpe,meekwa ka unu kpụchaa isi unu.Aga m eme ka ụbọchị ahụ dịrị ka ụbọchị a na-eru ụjụ, nʼihi otu mkpụrụ nwa nwoke nwụrụ anwụ.Ọgwụgwụ ya ga-adịka ụbọchị na-elu ilu ilu. 11 “Lee, ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwubiri ya,“mgbe m ga-eziga oke ụnwụ nʼelu ala,ọ bụghị ụnwụ nke nri maọbụ nke akpịrị ịkpọ nkụ nke mmiri,kama ọ bụ oke ụnwụ nke ịnụ okwu niile nke ONYENWE ANYỊ. 12 Ha ga-awagharị site nʼotu osimiri ruo nʼosimiri ọzọ,sitekwa nʼugwu ruo nʼọwụwa anyanwụ;ha ga-agbagharị nʼelu na ala ịchọ okwu ONYENWE ANYỊ,ma ha agaghị achọta ya. 13 “Nʼụbọchị ahụ,“ụmụ agbọghọ ndị mara mma ile anya, na ụmụ okorobịa ndị dị ikega-ada mba nʼihi akpịrị ịkpọ nkụ. 14 Ndị ahụ na-eji mmehie Sameria na-aṅụ iyi,ndị na-asị, ‘Dịka chi gị na-adị ndụ, gị Dan,’nakwa, ‘Ebe ọ bụ na chi ndị Bịasheba na-adị ndụ,’ha ga-ada, ha agakwaghị ebilite ọzọ.”

In Other Versions

Amos 8 in the ANGEFD

Amos 8 in the ANTPNG2D

Amos 8 in the AS21

Amos 8 in the BAGH

Amos 8 in the BBPNG

Amos 8 in the BBT1E

Amos 8 in the BDS

Amos 8 in the BEV

Amos 8 in the BHAD

Amos 8 in the BIB

Amos 8 in the BLPT

Amos 8 in the BNT

Amos 8 in the BNTABOOT

Amos 8 in the BNTLV

Amos 8 in the BOATCB

Amos 8 in the BOATCB2

Amos 8 in the BOBCV

Amos 8 in the BOCNT

Amos 8 in the BOECS

Amos 8 in the BOGWICC

Amos 8 in the BOHCB

Amos 8 in the BOHCV

Amos 8 in the BOHLNT

Amos 8 in the BOHNTLTAL

Amos 8 in the BOILNTAP

Amos 8 in the BOITCV

Amos 8 in the BOKCV

Amos 8 in the BOKCV2

Amos 8 in the BOKHWOG

Amos 8 in the BOKSSV

Amos 8 in the BOLCB

Amos 8 in the BOLCB2

Amos 8 in the BOMCV

Amos 8 in the BONAV

Amos 8 in the BONCB

Amos 8 in the BONLT

Amos 8 in the BONUT2

Amos 8 in the BOPLNT

Amos 8 in the BOSCB

Amos 8 in the BOSNC

Amos 8 in the BOTLNT

Amos 8 in the BOVCB

Amos 8 in the BOYCB

Amos 8 in the BPBB

Amos 8 in the BPH

Amos 8 in the BSB

Amos 8 in the CCB

Amos 8 in the CUV

Amos 8 in the CUVS

Amos 8 in the DBT

Amos 8 in the DGDNT

Amos 8 in the DHNT

Amos 8 in the DNT

Amos 8 in the ELBE

Amos 8 in the EMTV

Amos 8 in the ESV

Amos 8 in the FBV

Amos 8 in the FEB

Amos 8 in the GGMNT

Amos 8 in the GNT

Amos 8 in the HARY

Amos 8 in the HNT

Amos 8 in the IRVA

Amos 8 in the IRVB

Amos 8 in the IRVG

Amos 8 in the IRVH

Amos 8 in the IRVK

Amos 8 in the IRVM

Amos 8 in the IRVM2

Amos 8 in the IRVO

Amos 8 in the IRVP

Amos 8 in the IRVT

Amos 8 in the IRVT2

Amos 8 in the IRVU

Amos 8 in the ISVN

Amos 8 in the JSNT

Amos 8 in the KAPI

Amos 8 in the KBT1ETNIK

Amos 8 in the KBV

Amos 8 in the KJV

Amos 8 in the KNFD

Amos 8 in the LBA

Amos 8 in the LBLA

Amos 8 in the LNT

Amos 8 in the LSV

Amos 8 in the MAAL

Amos 8 in the MBV

Amos 8 in the MBV2

Amos 8 in the MHNT

Amos 8 in the MKNFD

Amos 8 in the MNG

Amos 8 in the MNT

Amos 8 in the MNT2

Amos 8 in the MRS1T

Amos 8 in the NAA

Amos 8 in the NASB

Amos 8 in the NBLA

Amos 8 in the NBS

Amos 8 in the NBVTP

Amos 8 in the NET2

Amos 8 in the NIV11

Amos 8 in the NNT

Amos 8 in the NNT2

Amos 8 in the NNT3

Amos 8 in the PDDPT

Amos 8 in the PFNT

Amos 8 in the RMNT

Amos 8 in the SBIAS

Amos 8 in the SBIBS

Amos 8 in the SBIBS2

Amos 8 in the SBICS

Amos 8 in the SBIDS

Amos 8 in the SBIGS

Amos 8 in the SBIHS

Amos 8 in the SBIIS

Amos 8 in the SBIIS2

Amos 8 in the SBIIS3

Amos 8 in the SBIKS

Amos 8 in the SBIKS2

Amos 8 in the SBIMS

Amos 8 in the SBIOS

Amos 8 in the SBIPS

Amos 8 in the SBISS

Amos 8 in the SBITS

Amos 8 in the SBITS2

Amos 8 in the SBITS3

Amos 8 in the SBITS4

Amos 8 in the SBIUS

Amos 8 in the SBIVS

Amos 8 in the SBT

Amos 8 in the SBT1E

Amos 8 in the SCHL

Amos 8 in the SNT

Amos 8 in the SUSU

Amos 8 in the SUSU2

Amos 8 in the SYNO

Amos 8 in the TBIAOTANT

Amos 8 in the TBT1E

Amos 8 in the TBT1E2

Amos 8 in the TFTIP

Amos 8 in the TFTU

Amos 8 in the TGNTATF3T

Amos 8 in the THAI

Amos 8 in the TNFD

Amos 8 in the TNT

Amos 8 in the TNTIK

Amos 8 in the TNTIL

Amos 8 in the TNTIN

Amos 8 in the TNTIP

Amos 8 in the TNTIZ

Amos 8 in the TOMA

Amos 8 in the TTENT

Amos 8 in the UBG

Amos 8 in the UGV

Amos 8 in the UGV2

Amos 8 in the UGV3

Amos 8 in the VBL

Amos 8 in the VDCC

Amos 8 in the YALU

Amos 8 in the YAPE

Amos 8 in the YBVTP

Amos 8 in the ZBP