Deuteronomy 25 (BOICB)
1 Mgbe esemokwu dị nʼetiti ndị mmadụ, ha ga-ebuga ikpe ha nʼụlọikpe ebe ndị ikpe ga-elenye anya nʼikpe ahụ, maa onye ajọ omume ikpe, meekwa ka onye aka ya dị ọcha nwere onwe ya. 2 Ọ bụrụkwa na onye ikpe mara kwesiri ka apịa ya ụtarị, onye ọkaikpe ga-eme ka onye ahụ dinaa ala nʼihu ya, ka apịakwa ya ọnụọgụgụ ụtarị kwesiri ajọ omume ya, 3 ma agaghị eti ya karịa ọnụ ụtarị iri anọ. Ọ bụrụ na e tie onye ahụ ikpe mara ọnụ ụtarị karịrị nke a, ọ ga-abụ onye e leliri anya nʼihu ndị Izrel ibe ya. 4 Mgbe ehi na-azọcha ọka, ejila ihe kechie ya ọnụ. 5 Ọ bụrụ na nwoke anwụọ na-amụtaghị nwa, nwunye ya ahụ agaghị alụ di nʼama, kama nwanne nwoke di ya ga-alụrụ ya, ha ga-edinakọkwa. 6 Nwa nwoke mbụ nwanyị ahụ ga-amụ ga-aza aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka a ghara ihichapụ aha ya nʼala Izrel. 7 Ma ọ bụrụ na nwoke ahụ ajụ ịlụ nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ, nwanyị ahụ ga-ejekwuru ndị okenye obodo ahụ nʼọnụ ụzọ ama, gwa ha sị, “Nwanne di m ajụla ime ka aha nwanne ya nwoke dịgide nʼIzrel. O kweghị ịrụ ọrụ kwesiri nwanne di nʼebe m nọ.” 8 Ndị okenye obodo ga-akpọ ya, dụọ ya ọdụ. Ọ bụrụ na ọ nọgide jụ sị, “Achọghị m ịlụ ya,” 9 nwanyị ahụ ga-ejekwuru ya nʼihu ndị okenye, tọpụ akpụkpọụkwụ o yi nʼụkwụ aka nri ya, bụọ ya asụ nʼihu, sị ya, “Otu a ka a na-eme nwoke ọbụla jụrụ iwuli ụlọ nwanne ya nwoke.” 10 A ga-ama ahịrị ya nʼIzrel dịka, “Ezinaụlọ nwoke ahụ e sitere nʼụkwụ ya yipụ akpụkpọụkwụ ya.” 11 Mgbe ndị ikom abụọ na-alụ ọgụ, ọ bụrụ na nwunye otu nʼime ha abịa ịnapụta di ya site nʼaka onye na-eti ya ihe, ma nwanyị ahụ esetipụ aka jide nwoke ahụ nʼamụ ya, 12 a ga-egbupụ aka nwanyị ahụ. Ebere adịghị ya. 13 Enwela ụzọ ihe ọtụtụ abụọ nʼime akpa gị, nke dị arọ, na nke na-adịghị arọ. 14 Enwela ụdị ihe ọtụtụ abụọ nʼụlọ gị, nke ukwu na nke nta. 15 Ị ghaghị inwe ezi ihe ọtụtụ na nke zuru ezu. Nke a ga-eme ka ndụ gị dị ogologo, dịkwa mma nʼala ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-enye gị. 16 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị kpọrọ onye ọbụla na-eme ihe ndị a asị, bụ onye ọbụla na-aghọ aghụghọ. 17 Cheta ihe ndị Amalek mere gị nʼụzọ mgbe i si nʼIjipt na-apụta. 18 Chetakwa na ha lụsoro gị ọgụ mgbe ike gwụrụ gị, mgbe ị dara mba, tigbuo ndị niile ji nwayọọ na-abịa nʼazụ. Ha atụkwaghị egwu Chineke. 19 Mgbe ONYENWE ANYỊ Chineke gị mere ka i nwere onwe gị site nʼaka ndị iro gbara gị gburugburu, mgbe o mere ka i zuru ike nʼala ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-enye gị dịka ihe nketa, ime ka i nweta ya, ị ghaghị igbuchapụ ndị Amalek, ka ha bụrụ ndị a na-agaghị echetakwa ọzọ nʼokpuru eluigwe. Echefukwala ime otu a.
In Other Versions
Deuteronomy 25 in the ANGEFD
Deuteronomy 25 in the ANTPNG2D
Deuteronomy 25 in the AS21
Deuteronomy 25 in the BAGH
Deuteronomy 25 in the BBPNG
Deuteronomy 25 in the BBT1E
Deuteronomy 25 in the BDS
Deuteronomy 25 in the BEV
Deuteronomy 25 in the BHAD
Deuteronomy 25 in the BIB
Deuteronomy 25 in the BLPT
Deuteronomy 25 in the BNT
Deuteronomy 25 in the BNTABOOT
Deuteronomy 25 in the BNTLV
Deuteronomy 25 in the BOATCB
Deuteronomy 25 in the BOATCB2
Deuteronomy 25 in the BOBCV
Deuteronomy 25 in the BOCNT
Deuteronomy 25 in the BOECS
Deuteronomy 25 in the BOGWICC
Deuteronomy 25 in the BOHCB
Deuteronomy 25 in the BOHCV
Deuteronomy 25 in the BOHLNT
Deuteronomy 25 in the BOHNTLTAL
Deuteronomy 25 in the BOILNTAP
Deuteronomy 25 in the BOITCV
Deuteronomy 25 in the BOKCV
Deuteronomy 25 in the BOKCV2
Deuteronomy 25 in the BOKHWOG
Deuteronomy 25 in the BOKSSV
Deuteronomy 25 in the BOLCB
Deuteronomy 25 in the BOLCB2
Deuteronomy 25 in the BOMCV
Deuteronomy 25 in the BONAV
Deuteronomy 25 in the BONCB
Deuteronomy 25 in the BONLT
Deuteronomy 25 in the BONUT2
Deuteronomy 25 in the BOPLNT
Deuteronomy 25 in the BOSCB
Deuteronomy 25 in the BOSNC
Deuteronomy 25 in the BOTLNT
Deuteronomy 25 in the BOVCB
Deuteronomy 25 in the BOYCB
Deuteronomy 25 in the BPBB
Deuteronomy 25 in the BPH
Deuteronomy 25 in the BSB
Deuteronomy 25 in the CCB
Deuteronomy 25 in the CUV
Deuteronomy 25 in the CUVS
Deuteronomy 25 in the DBT
Deuteronomy 25 in the DGDNT
Deuteronomy 25 in the DHNT
Deuteronomy 25 in the DNT
Deuteronomy 25 in the ELBE
Deuteronomy 25 in the EMTV
Deuteronomy 25 in the ESV
Deuteronomy 25 in the FBV
Deuteronomy 25 in the FEB
Deuteronomy 25 in the GGMNT
Deuteronomy 25 in the GNT
Deuteronomy 25 in the HARY
Deuteronomy 25 in the HNT
Deuteronomy 25 in the IRVA
Deuteronomy 25 in the IRVB
Deuteronomy 25 in the IRVG
Deuteronomy 25 in the IRVH
Deuteronomy 25 in the IRVK
Deuteronomy 25 in the IRVM
Deuteronomy 25 in the IRVM2
Deuteronomy 25 in the IRVO
Deuteronomy 25 in the IRVP
Deuteronomy 25 in the IRVT
Deuteronomy 25 in the IRVT2
Deuteronomy 25 in the IRVU
Deuteronomy 25 in the ISVN
Deuteronomy 25 in the JSNT
Deuteronomy 25 in the KAPI
Deuteronomy 25 in the KBT1ETNIK
Deuteronomy 25 in the KBV
Deuteronomy 25 in the KJV
Deuteronomy 25 in the KNFD
Deuteronomy 25 in the LBA
Deuteronomy 25 in the LBLA
Deuteronomy 25 in the LNT
Deuteronomy 25 in the LSV
Deuteronomy 25 in the MAAL
Deuteronomy 25 in the MBV
Deuteronomy 25 in the MBV2
Deuteronomy 25 in the MHNT
Deuteronomy 25 in the MKNFD
Deuteronomy 25 in the MNG
Deuteronomy 25 in the MNT
Deuteronomy 25 in the MNT2
Deuteronomy 25 in the MRS1T
Deuteronomy 25 in the NAA
Deuteronomy 25 in the NASB
Deuteronomy 25 in the NBLA
Deuteronomy 25 in the NBS
Deuteronomy 25 in the NBVTP
Deuteronomy 25 in the NET2
Deuteronomy 25 in the NIV11
Deuteronomy 25 in the NNT
Deuteronomy 25 in the NNT2
Deuteronomy 25 in the NNT3
Deuteronomy 25 in the PDDPT
Deuteronomy 25 in the PFNT
Deuteronomy 25 in the RMNT
Deuteronomy 25 in the SBIAS
Deuteronomy 25 in the SBIBS
Deuteronomy 25 in the SBIBS2
Deuteronomy 25 in the SBICS
Deuteronomy 25 in the SBIDS
Deuteronomy 25 in the SBIGS
Deuteronomy 25 in the SBIHS
Deuteronomy 25 in the SBIIS
Deuteronomy 25 in the SBIIS2
Deuteronomy 25 in the SBIIS3
Deuteronomy 25 in the SBIKS
Deuteronomy 25 in the SBIKS2
Deuteronomy 25 in the SBIMS
Deuteronomy 25 in the SBIOS
Deuteronomy 25 in the SBIPS
Deuteronomy 25 in the SBISS
Deuteronomy 25 in the SBITS
Deuteronomy 25 in the SBITS2
Deuteronomy 25 in the SBITS3
Deuteronomy 25 in the SBITS4
Deuteronomy 25 in the SBIUS
Deuteronomy 25 in the SBIVS
Deuteronomy 25 in the SBT
Deuteronomy 25 in the SBT1E
Deuteronomy 25 in the SCHL
Deuteronomy 25 in the SNT
Deuteronomy 25 in the SUSU
Deuteronomy 25 in the SUSU2
Deuteronomy 25 in the SYNO
Deuteronomy 25 in the TBIAOTANT
Deuteronomy 25 in the TBT1E
Deuteronomy 25 in the TBT1E2
Deuteronomy 25 in the TFTIP
Deuteronomy 25 in the TFTU
Deuteronomy 25 in the TGNTATF3T
Deuteronomy 25 in the THAI
Deuteronomy 25 in the TNFD
Deuteronomy 25 in the TNT
Deuteronomy 25 in the TNTIK
Deuteronomy 25 in the TNTIL
Deuteronomy 25 in the TNTIN
Deuteronomy 25 in the TNTIP
Deuteronomy 25 in the TNTIZ
Deuteronomy 25 in the TOMA
Deuteronomy 25 in the TTENT
Deuteronomy 25 in the UBG
Deuteronomy 25 in the UGV
Deuteronomy 25 in the UGV2
Deuteronomy 25 in the UGV3
Deuteronomy 25 in the VBL
Deuteronomy 25 in the VDCC
Deuteronomy 25 in the YALU
Deuteronomy 25 in the YAPE
Deuteronomy 25 in the YBVTP
Deuteronomy 25 in the ZBP