Judges 2 (BOICB)

1 Mmụọ ozi ONYENWE ANYỊ sitere na Gilgal bịa Bokim gwa ndị Izrel okwu sị ha, “Mụ onwe m kpọpụtara unu site nʼIjipt, kpọbata unu nʼala a dịka m kwere nna unu ha na nkwa. Asịrị m, ‘Agaghị m ala azụ imezu ọgbụgba ndụ mụ na unu, 2 unu na ndị bi nʼobodo ahụ agbakwala ndụ ọbụla, kama unu ga-etitu ebe ịchụ aja ha.’ Ma unu erubeghị isi nʼokwu a, gịnị mere unu emeghị nke a? 3 Agwara m unu, na ‘agaghị m esite nʼihu unu chụpụ ha; ha ga-adịrị unu dịka ọnya nʼakụkụ niile, ebe chi niile ha ga-abụkwara unu ihe na-eweta ọnwụnwa.’ ” 4 Mgbe Mmụọ ozi ONYENWE ANYỊ ahụ kwusiri okwu ndị a, ụmụ Izrel niile kwara akwa nke ukwuu. 5 Nʼihi nke a, ha kpọrọ ebe ahụ Bokim. Ha chụụrụ ONYENWE ANYỊ aja nʼebe ahụ. 6 Mgbe Joshua zilagasịrị ndị Izrel niile, onye ọbụla nʼime ha gara nʼihe nketa ya, inweta ya, dịka ebo ọbụla dị nʼIzrel si dị. 7 Ndị Izrel fere ONYENWE ANYỊ ofufe ụbọchị niile nke ndụ Joshua, na nke ndụ ndị okenye ahụ, bụ ndị gara nʼihu bie ndụ mgbe ọ nwụsịrị, bụkwa ndị hụrụ ọrụ ukwuu niile nke ONYENWE ANYỊ rụụrụ ndị Izrel. 8 Ma Joshua, nwa Nun, onyeozi ONYENWE ANYỊ nwụrụ, mgbe ọ gbara otu narị afọ, na afọ iri. 9 E liri ya nʼoke ala nke ihe nketa ya, nʼobodo Timnat Heres, nʼala ugwu ugwu nke ebo Ifrem, nʼụzọ mgbago ugwu Gaash. 10 Emesịa, ọgbọ ahụ niile nwụrụ dịka ndị nna nna ha, ọgbọ ọzọ tolitere, ndị na-amaghị ONYENWE ANYỊ maọbụ ihe ndị nke o mere nye ụmụ Izrel. 11 Mgbe ahụ, ndị Izrel mere ihe ọjọọ nʼanya ONYENWE ANYỊ site nʼife Baal ofufe. 12 Ha gbakụtara ONYENWE ANYỊ azụ, bụ Chineke ahụ, nna ha fere ofufe, onye kpọpụtara ha site nʼala Ijipt. Ma ha malitere ife na ịsọpụrụ, na ịkpọ isiala nye ọtụtụ chi dị iche iche, bụ chi nke ndị bi ha gburugburu. Ha si otu a kpasuo ONYENWE ANYỊ iwe. 13 Ha gbakụtara ONYENWE ANYỊ azụ, fee chi Baal na Ashtọret ofufe. 14 Ya mere, ONYENWE ANYỊ were iwe megide Izrel, rara ha nye nʼaka ndị ji aka ike pụnara ha ihe ha nwere. O weere ha resi ndị iro ha gbara ha gburugburu, bụ ndị ha enwekwaghị ike iguzogide. 15 Dịka ọ ṅụrụ ya nʼiyi nye ha, mgbe ọbụla ụmụ Izrel pụrụ ibu agha, aka ONYENWE ANYỊ megidere ha ime ka ha bụrụ ndị e meriri emeri. Ọnọdụ ha jọrọ njọ nke ukwuu. 16 Nʼihi ọnọdụ ọjọọ a, ONYENWE ANYỊ mere ka ndị ikpe sị nʼetiti ha pụta, ịnapụta ha site nʼaka ndị a ji ike na-apụnara ha ihe ha nwere. 17 Ma ụmụ Izrel egeghị ndị ikpe ahụ ntị, kama ha nọgidere na-akpọ isiala nye ma na-agbasokwa chi ndị ọzọ. Dịka nna nna ha na-emeghị, ha mere ngwangwa wezuga onwe ha site nʼụzọ ONYENWE ANYỊ, bụrụ ndị na-enupu isi nʼebe iwu ONYENWE ANYỊ dị. 18 Ma mgbe ọbụla ONYENWE ANYỊ nyere ụmụ Izrel onye ikpe, ọ na-anọnyere onye ikpe ahụ ogologo ụbọchị niile nke ndụ ya. Ọ na-esitekwa nʼaka onye ikpe a napụta ụmụ Izrel nʼaka ndị iro ha nʼihi na ONYENWE ANYỊ nwere obi ebere nʼahụ ụmụ Izrel, mgbe ha na-asụ ude, nʼihi mmegbu na mkpagbu niile ndị iro ha na-emegbu ha, ma na-akpagbukwa ha. 19 Ma mgbe ọbụla onye ikpe a nwụrụ, ụmụ Izrel na-alaghachi azụ biwe ndụ ọjọọ karịa nke nna nna ha ochie. Ha na-agbaso chi ndị ọzọ, na-akpọ isiala nye ha, na ife ha ofufe. Ha jụrụ iwezuga agwa ọjọọ ha ndị a ma ọ bụkwa ụzụ isiike ha. 20 Nʼihi nke a, ONYENWE ANYỊ were iwe dị ọkụ megide Izrel, ma sị, “Nʼihi na mba a emebiela ọgbụgba ndụ ahụ m nyere nna ha nʼiwu, jụkwa ige m ntị, 21 agaghị m achụpụkwa site nʼihu ha mba ndị ahụ Joshua hapụrụ mgbe ọ nwụrụ. 22 Aga m eji ha nwalee Izrel, ịchọpụta ma ha ga-elezi anya idebe ụzọ ONYENWE ANYỊ, gaakwa ije nʼime ya dịka nna nna ha mere m.” 23 ONYENWE ANYỊ hapụrụ mba ndị ahụ niile ka ha nọgide. Ọ chụpụghị ha ngwangwa site na inyefe ha nʼaka Joshua.

In Other Versions

Judges 2 in the ANGEFD

Judges 2 in the ANTPNG2D

Judges 2 in the AS21

Judges 2 in the BAGH

Judges 2 in the BBPNG

Judges 2 in the BBT1E

Judges 2 in the BDS

Judges 2 in the BEV

Judges 2 in the BHAD

Judges 2 in the BIB

Judges 2 in the BLPT

Judges 2 in the BNT

Judges 2 in the BNTABOOT

Judges 2 in the BNTLV

Judges 2 in the BOATCB

Judges 2 in the BOATCB2

Judges 2 in the BOBCV

Judges 2 in the BOCNT

Judges 2 in the BOECS

Judges 2 in the BOGWICC

Judges 2 in the BOHCB

Judges 2 in the BOHCV

Judges 2 in the BOHLNT

Judges 2 in the BOHNTLTAL

Judges 2 in the BOILNTAP

Judges 2 in the BOITCV

Judges 2 in the BOKCV

Judges 2 in the BOKCV2

Judges 2 in the BOKHWOG

Judges 2 in the BOKSSV

Judges 2 in the BOLCB

Judges 2 in the BOLCB2

Judges 2 in the BOMCV

Judges 2 in the BONAV

Judges 2 in the BONCB

Judges 2 in the BONLT

Judges 2 in the BONUT2

Judges 2 in the BOPLNT

Judges 2 in the BOSCB

Judges 2 in the BOSNC

Judges 2 in the BOTLNT

Judges 2 in the BOVCB

Judges 2 in the BOYCB

Judges 2 in the BPBB

Judges 2 in the BPH

Judges 2 in the BSB

Judges 2 in the CCB

Judges 2 in the CUV

Judges 2 in the CUVS

Judges 2 in the DBT

Judges 2 in the DGDNT

Judges 2 in the DHNT

Judges 2 in the DNT

Judges 2 in the ELBE

Judges 2 in the EMTV

Judges 2 in the ESV

Judges 2 in the FBV

Judges 2 in the FEB

Judges 2 in the GGMNT

Judges 2 in the GNT

Judges 2 in the HARY

Judges 2 in the HNT

Judges 2 in the IRVA

Judges 2 in the IRVB

Judges 2 in the IRVG

Judges 2 in the IRVH

Judges 2 in the IRVK

Judges 2 in the IRVM

Judges 2 in the IRVM2

Judges 2 in the IRVO

Judges 2 in the IRVP

Judges 2 in the IRVT

Judges 2 in the IRVT2

Judges 2 in the IRVU

Judges 2 in the ISVN

Judges 2 in the JSNT

Judges 2 in the KAPI

Judges 2 in the KBT1ETNIK

Judges 2 in the KBV

Judges 2 in the KJV

Judges 2 in the KNFD

Judges 2 in the LBA

Judges 2 in the LBLA

Judges 2 in the LNT

Judges 2 in the LSV

Judges 2 in the MAAL

Judges 2 in the MBV

Judges 2 in the MBV2

Judges 2 in the MHNT

Judges 2 in the MKNFD

Judges 2 in the MNG

Judges 2 in the MNT

Judges 2 in the MNT2

Judges 2 in the MRS1T

Judges 2 in the NAA

Judges 2 in the NASB

Judges 2 in the NBLA

Judges 2 in the NBS

Judges 2 in the NBVTP

Judges 2 in the NET2

Judges 2 in the NIV11

Judges 2 in the NNT

Judges 2 in the NNT2

Judges 2 in the NNT3

Judges 2 in the PDDPT

Judges 2 in the PFNT

Judges 2 in the RMNT

Judges 2 in the SBIAS

Judges 2 in the SBIBS

Judges 2 in the SBIBS2

Judges 2 in the SBICS

Judges 2 in the SBIDS

Judges 2 in the SBIGS

Judges 2 in the SBIHS

Judges 2 in the SBIIS

Judges 2 in the SBIIS2

Judges 2 in the SBIIS3

Judges 2 in the SBIKS

Judges 2 in the SBIKS2

Judges 2 in the SBIMS

Judges 2 in the SBIOS

Judges 2 in the SBIPS

Judges 2 in the SBISS

Judges 2 in the SBITS

Judges 2 in the SBITS2

Judges 2 in the SBITS3

Judges 2 in the SBITS4

Judges 2 in the SBIUS

Judges 2 in the SBIVS

Judges 2 in the SBT

Judges 2 in the SBT1E

Judges 2 in the SCHL

Judges 2 in the SNT

Judges 2 in the SUSU

Judges 2 in the SUSU2

Judges 2 in the SYNO

Judges 2 in the TBIAOTANT

Judges 2 in the TBT1E

Judges 2 in the TBT1E2

Judges 2 in the TFTIP

Judges 2 in the TFTU

Judges 2 in the TGNTATF3T

Judges 2 in the THAI

Judges 2 in the TNFD

Judges 2 in the TNT

Judges 2 in the TNTIK

Judges 2 in the TNTIL

Judges 2 in the TNTIN

Judges 2 in the TNTIP

Judges 2 in the TNTIZ

Judges 2 in the TOMA

Judges 2 in the TTENT

Judges 2 in the UBG

Judges 2 in the UGV

Judges 2 in the UGV2

Judges 2 in the UGV3

Judges 2 in the VBL

Judges 2 in the VDCC

Judges 2 in the YALU

Judges 2 in the YAPE

Judges 2 in the YBVTP

Judges 2 in the ZBP