Jeremiah 12 (BOICB)
1 Onye ezi omume ka ị bụ mgbe niile, gị ONYENWE ANYỊ,mgbe ọbụla m butere ikpe bịa nʼihu gị.Ma achọrọ m ịgwa gị okwu banyere ikpe ziri ezi gị:Gịnị mere ihe ji agara ndị ajọ omume nke ọma?Gịnị mere ndị na-aghọ aghụghọ ji ebi ndụ enweghị nsogbu ọbụla? 2 Ị kụọla ha ka osisi, ha agbaala mgbọrọgwụ;ha na-etokwa na-amị mkpụrụ.Ị nọ nso mgbe niile nʼọnụ ha,ma ị nọ nʼebe dị anya nʼobi ha. 3 Ma gị onwe gị maara m ONYENWE ANYỊ;ị na-ahụ m, na-anwapụtakwa echiche niile m na-eche banyere gị.Dọkpụrụ ha dịka atụrụ a ga-egbu egbu.Doo ha iche nye ụbọchị ahụ a ga-egbu ha. 4 Ruo ole mgbe ka ala ga-eru ụjụ?Ruo ole mgbe ka ahịhịa dị nʼubi ga-anọgide na-akpọnwụ?Ụmụ anụmanụ na nnụnụ na-anwụchasịnʼihi na ndị bi nʼala ahụ bụ ndị na-emebi iwu.Ma ndị mmadụ ahụ na-ekwu sị,“Ọ gaghị ahụ ihe ga-adakwasị anyị.” 5 “Ọ bụrụ na ndị ji ụkwụ ha agba ọsọemerie gị nʼọsọ nke gị na ha gbara,i si aṅaa chee na gị na ndị ji ịnyịnya agba ọsọ nwere ike ịgbakọta ọsọ ịsọ mpi?Ọ bụrụ na ị sọọ ngọngọ nʼala ebe udo dị,ị ga-esi aṅaa ghara ịsọ ngọngọ nʼọhịa dị nʼakụkụ osimiri Jọdan? 6 Lee, ọ bụladị ụmụnne gị, ndị ezinaụlọ nke aka gị,ararala gị nye.Lee, ha eweliela oke olu iti mkpu megide gị.Atụkwasịla ha obi,ọ bụladị mgbe ha na-ekwu okwu ọma banyere gị. 7 “Aga m agbakụta ụlọ mna ihe nketa m họpụtara nye onwe m azụ.Aga m ewere onye ahụ m hụrụ nʼanyanyefee ya nʼaka onye iro ya. 8 Ihe nketa m aghọrọọla m,ihe dịka ọdụm nọ nʼọhịa,Ọ na-agbọ ụja megide m;ya mere, m ji kpọọ ya asị. 9 Ọ bụ na ihe nketa m aghọbeghịnnụnụ ugo tụrụ agwa nye mnke ọtụtụ ugo gbara gburugburu na-emegide ya?Gaanụ, kpọkọta ụmụ anụ ọhịa niile,mee ka ha zukọọ bịa dọrie nri. 10 Ọtụtụ ndị ọzụzụ atụrụ ebibiela ubi vaịnị m.Ha azọtọọla ubi m nʼokpuru ụkwụ,ha emeela ka ubi m mara mmaghọọ ọzara tọgbọrọ nʼefu. 11 Ha emeela ya ka ọ ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu;e, ọ ghọọla ebe kpọrọ nkụ nʼebe tọgbọrọ nʼefu nʼihu m.Ala ahụ niile ga-atọgbọrọkwa nʼefu,nʼihi na o nweghị onye ọbụla ihe banyere ya na-emetụ nʼobi. 12 Ndị mbibi ga-ejupụtanʼelu ebe niile dị elu nke ọzara,nʼihi na mma agha ONYENWE ANYỊga-esite nʼotu nsọtụ ala ahụ ruo na nsọtụ nke ọzọ, ripịa ndị niile dị na ya.O nweghị onye ọbụla udo ga-adịrị nʼala ahụ. 13 Ha ga-agha mkpụrụ ọka wiiti, maọbụ ogwu ga-epuru ha.Ha ga-adọgbu onwe ha nʼọrụ ma ha agaghị enweta ihe ọbụla.Ya mere, ka ihe ihere unu ghọtara dịka ihe ubi dịrị unu,nʼihi na ahụhụ ndị a sitere nʼiwe dị ọkụ nke ONYENWE ANYỊ.” 14 Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ kwuru, “Ma banyere ndị agbataobi ọjọọ m ahụ niile, bụ ndị na-apụnara ndị m Izrel ihe nketa ahụ m nyere ha. Aga m esite nʼala ha hopu ha. Aga m esitekwa nʼetiti ha hopu ụlọ Juda. 15 Ma mgbe m hopuchara ha, aga m emesịa meere ha ebere, meekwa ka onye ọbụla nʼime ha laghachikwa nʼobodo nke aka ya. Ha ga-enwetakwa ihe nketa ha niile. 16 Ọ bụrụkwa na ha amụta ụzọ niile nke ndị m nke ọma, na iji aha m ṅụọ iyi, na-asị, ‘Dịka ONYENWE ANYỊ na-adị ndụ,’ dịka ha si kuziere ndị m iji aha Baal na-aṅụ iyi, aga m eme ka ha guzosie ike nʼetiti ndị m. 17 Ma ọ bụrụ na mba ọbụla ajụ ige ntị, aga m ehopu ha kpamkpam, laa ha nʼiyi.” Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri.
In Other Versions
Jeremiah 12 in the ANGEFD
Jeremiah 12 in the ANTPNG2D
Jeremiah 12 in the AS21
Jeremiah 12 in the BAGH
Jeremiah 12 in the BBPNG
Jeremiah 12 in the BBT1E
Jeremiah 12 in the BDS
Jeremiah 12 in the BEV
Jeremiah 12 in the BHAD
Jeremiah 12 in the BIB
Jeremiah 12 in the BLPT
Jeremiah 12 in the BNT
Jeremiah 12 in the BNTABOOT
Jeremiah 12 in the BNTLV
Jeremiah 12 in the BOATCB
Jeremiah 12 in the BOATCB2
Jeremiah 12 in the BOBCV
Jeremiah 12 in the BOCNT
Jeremiah 12 in the BOECS
Jeremiah 12 in the BOGWICC
Jeremiah 12 in the BOHCB
Jeremiah 12 in the BOHCV
Jeremiah 12 in the BOHLNT
Jeremiah 12 in the BOHNTLTAL
Jeremiah 12 in the BOILNTAP
Jeremiah 12 in the BOITCV
Jeremiah 12 in the BOKCV
Jeremiah 12 in the BOKCV2
Jeremiah 12 in the BOKHWOG
Jeremiah 12 in the BOKSSV
Jeremiah 12 in the BOLCB
Jeremiah 12 in the BOLCB2
Jeremiah 12 in the BOMCV
Jeremiah 12 in the BONAV
Jeremiah 12 in the BONCB
Jeremiah 12 in the BONLT
Jeremiah 12 in the BONUT2
Jeremiah 12 in the BOPLNT
Jeremiah 12 in the BOSCB
Jeremiah 12 in the BOSNC
Jeremiah 12 in the BOTLNT
Jeremiah 12 in the BOVCB
Jeremiah 12 in the BOYCB
Jeremiah 12 in the BPBB
Jeremiah 12 in the BPH
Jeremiah 12 in the BSB
Jeremiah 12 in the CCB
Jeremiah 12 in the CUV
Jeremiah 12 in the CUVS
Jeremiah 12 in the DBT
Jeremiah 12 in the DGDNT
Jeremiah 12 in the DHNT
Jeremiah 12 in the DNT
Jeremiah 12 in the ELBE
Jeremiah 12 in the EMTV
Jeremiah 12 in the ESV
Jeremiah 12 in the FBV
Jeremiah 12 in the FEB
Jeremiah 12 in the GGMNT
Jeremiah 12 in the GNT
Jeremiah 12 in the HARY
Jeremiah 12 in the HNT
Jeremiah 12 in the IRVA
Jeremiah 12 in the IRVB
Jeremiah 12 in the IRVG
Jeremiah 12 in the IRVH
Jeremiah 12 in the IRVK
Jeremiah 12 in the IRVM
Jeremiah 12 in the IRVM2
Jeremiah 12 in the IRVO
Jeremiah 12 in the IRVP
Jeremiah 12 in the IRVT
Jeremiah 12 in the IRVT2
Jeremiah 12 in the IRVU
Jeremiah 12 in the ISVN
Jeremiah 12 in the JSNT
Jeremiah 12 in the KAPI
Jeremiah 12 in the KBT1ETNIK
Jeremiah 12 in the KBV
Jeremiah 12 in the KJV
Jeremiah 12 in the KNFD
Jeremiah 12 in the LBA
Jeremiah 12 in the LBLA
Jeremiah 12 in the LNT
Jeremiah 12 in the LSV
Jeremiah 12 in the MAAL
Jeremiah 12 in the MBV
Jeremiah 12 in the MBV2
Jeremiah 12 in the MHNT
Jeremiah 12 in the MKNFD
Jeremiah 12 in the MNG
Jeremiah 12 in the MNT
Jeremiah 12 in the MNT2
Jeremiah 12 in the MRS1T
Jeremiah 12 in the NAA
Jeremiah 12 in the NASB
Jeremiah 12 in the NBLA
Jeremiah 12 in the NBS
Jeremiah 12 in the NBVTP
Jeremiah 12 in the NET2
Jeremiah 12 in the NIV11
Jeremiah 12 in the NNT
Jeremiah 12 in the NNT2
Jeremiah 12 in the NNT3
Jeremiah 12 in the PDDPT
Jeremiah 12 in the PFNT
Jeremiah 12 in the RMNT
Jeremiah 12 in the SBIAS
Jeremiah 12 in the SBIBS
Jeremiah 12 in the SBIBS2
Jeremiah 12 in the SBICS
Jeremiah 12 in the SBIDS
Jeremiah 12 in the SBIGS
Jeremiah 12 in the SBIHS
Jeremiah 12 in the SBIIS
Jeremiah 12 in the SBIIS2
Jeremiah 12 in the SBIIS3
Jeremiah 12 in the SBIKS
Jeremiah 12 in the SBIKS2
Jeremiah 12 in the SBIMS
Jeremiah 12 in the SBIOS
Jeremiah 12 in the SBIPS
Jeremiah 12 in the SBISS
Jeremiah 12 in the SBITS
Jeremiah 12 in the SBITS2
Jeremiah 12 in the SBITS3
Jeremiah 12 in the SBITS4
Jeremiah 12 in the SBIUS
Jeremiah 12 in the SBIVS
Jeremiah 12 in the SBT
Jeremiah 12 in the SBT1E
Jeremiah 12 in the SCHL
Jeremiah 12 in the SNT
Jeremiah 12 in the SUSU
Jeremiah 12 in the SUSU2
Jeremiah 12 in the SYNO
Jeremiah 12 in the TBIAOTANT
Jeremiah 12 in the TBT1E
Jeremiah 12 in the TBT1E2
Jeremiah 12 in the TFTIP
Jeremiah 12 in the TFTU
Jeremiah 12 in the TGNTATF3T
Jeremiah 12 in the THAI
Jeremiah 12 in the TNFD
Jeremiah 12 in the TNT
Jeremiah 12 in the TNTIK
Jeremiah 12 in the TNTIL
Jeremiah 12 in the TNTIN
Jeremiah 12 in the TNTIP
Jeremiah 12 in the TNTIZ
Jeremiah 12 in the TOMA
Jeremiah 12 in the TTENT
Jeremiah 12 in the UBG
Jeremiah 12 in the UGV
Jeremiah 12 in the UGV2
Jeremiah 12 in the UGV3
Jeremiah 12 in the VBL
Jeremiah 12 in the VDCC
Jeremiah 12 in the YALU
Jeremiah 12 in the YAPE
Jeremiah 12 in the YBVTP
Jeremiah 12 in the ZBP