Job 14 (BOICB)

1 “Mmadụ nke nwanyị mụrụnwere ụbọchị ole na ole nke jupụtara na nsogbu. 2 Ọ na-awalite dịka okoko osisi, ma kpọnwụọkwa mgbe na-adịghị anya,dịka onyinyo, ọ na-agabiga agabiga. 3 Ị na-elegide onye dị otu a anya?Ị ga-akpọ ya ikpe nʼihu gị? 4 Onye pụrụ iwepụta ihe dị ọcha site nʼihe na-adịghị ọcha?Ọ dịghị onye ọ bụ. 5 Ị kpebiela ụbọchị ndụ nke mmadụ;ị kabiela ọnụọgụgụ nke ọnwa ya niile,kpaakwa oke ebe ọ na-agaghị agabiga. 6 Nʼihi nke a, wepụ anya gị nʼebe ọ nọ, hapụ ya ka ọ nọọrọ onwe yaruo mgbe ụbọchị ya ga-ezu dịka onye e goro ọrụ. 7 “Ma olileanya dịịrị osisi;nʼihi na ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epuchikwa,alaka ọhụrụ ya aghaghị ịwapụtakwa. 8 A sịkwarị na mgbọrọgwụ ya emeela ochie nʼala,maọbụ na ogwe ya anwụọ nʼaja, 9 mgbe ọbụla mmiri zokwasịrị ya,ọ na-epupụta dịka ihe a kụrụ akụ. 10 Ma mmadụ na-anwụ, e lie ya;ọ na-ekubikwa ume si otu a gabiga. 11 Dịka mmiri dị nʼoke osimiri si ata,maọbụ ka mmiri dị nʼiyi si ata nʼoge ọkọchị, 12 otu a ka mmadụ si e dinaa ma ọ dịghị etetakwa ọzọ;tutu ruo mgbe eluigwe na-agaghị adịkwa; mmadụ ọbụla apụghị i si nʼụra kpọtee ya,agaghị akpọtekwa ha site nʼụra ha. 13 “A sị na ị ga-ezo m nʼala mmụọ,na ị ga-ezobe m tutu ruo mgbe iwe gị gabigara.A sị na ị ga-akanyere m ogema mesịa cheta m. 14 Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ?Ụbọchị niile nke ọrụ ahụhụ m,aga m echere mgbe nnapụta m ga-abịa. 15 Ị ga-akpọ, aga m azakwa gị,agụụ ọrụ aka gị ga-agụ gị. 16 Nʼihi mgbe ahụ ị ga-agụ nzọ ụkwụ m niile ọnụ,ma ị gaghị agụkọ mmehie m. 17 A ga-ekechi njehie m nʼakpa,ị ga-ekpuchi mmehie m. 18 “Ma dịka ugwu si erichasi daa,na dịka a na-enupu oke nkume nʼọnọdụ ya, 19 dịka mmiri si akwọchasị nkume,na dịka oke mmiri ozuzo si akwazekwa aja ala,otu a ka i si eme ka olileanya mmadụ laa nʼiyi. 20 Ị na-egosi ya na ị karịrị ya ike, ma ha na-agabiga;ị na-eme ka ihu ya gbanwee, ma zilaga ya. 21 Ọ bụrụ na a na-asọpụrụ ụmụ ha, ha adịghị amata nke a;ọ bụrụkwa na a na-eweda ha nʼala, ha ọ dịghị ahụ ya. 22 Ihe mgbu nke anụ ahụ ya ka ọ na-amama na-erukwara naanị onwe ya ụjụ.”

In Other Versions

Job 14 in the ANGEFD

Job 14 in the ANTPNG2D

Job 14 in the AS21

Job 14 in the BAGH

Job 14 in the BBPNG

Job 14 in the BBT1E

Job 14 in the BDS

Job 14 in the BEV

Job 14 in the BHAD

Job 14 in the BIB

Job 14 in the BLPT

Job 14 in the BNT

Job 14 in the BNTABOOT

Job 14 in the BNTLV

Job 14 in the BOATCB

Job 14 in the BOATCB2

Job 14 in the BOBCV

Job 14 in the BOCNT

Job 14 in the BOECS

Job 14 in the BOGWICC

Job 14 in the BOHCB

Job 14 in the BOHCV

Job 14 in the BOHLNT

Job 14 in the BOHNTLTAL

Job 14 in the BOILNTAP

Job 14 in the BOITCV

Job 14 in the BOKCV

Job 14 in the BOKCV2

Job 14 in the BOKHWOG

Job 14 in the BOKSSV

Job 14 in the BOLCB

Job 14 in the BOLCB2

Job 14 in the BOMCV

Job 14 in the BONAV

Job 14 in the BONCB

Job 14 in the BONLT

Job 14 in the BONUT2

Job 14 in the BOPLNT

Job 14 in the BOSCB

Job 14 in the BOSNC

Job 14 in the BOTLNT

Job 14 in the BOVCB

Job 14 in the BOYCB

Job 14 in the BPBB

Job 14 in the BPH

Job 14 in the BSB

Job 14 in the CCB

Job 14 in the CUV

Job 14 in the CUVS

Job 14 in the DBT

Job 14 in the DGDNT

Job 14 in the DHNT

Job 14 in the DNT

Job 14 in the ELBE

Job 14 in the EMTV

Job 14 in the ESV

Job 14 in the FBV

Job 14 in the FEB

Job 14 in the GGMNT

Job 14 in the GNT

Job 14 in the HARY

Job 14 in the HNT

Job 14 in the IRVA

Job 14 in the IRVB

Job 14 in the IRVG

Job 14 in the IRVH

Job 14 in the IRVK

Job 14 in the IRVM

Job 14 in the IRVM2

Job 14 in the IRVO

Job 14 in the IRVP

Job 14 in the IRVT

Job 14 in the IRVT2

Job 14 in the IRVU

Job 14 in the ISVN

Job 14 in the JSNT

Job 14 in the KAPI

Job 14 in the KBT1ETNIK

Job 14 in the KBV

Job 14 in the KJV

Job 14 in the KNFD

Job 14 in the LBA

Job 14 in the LBLA

Job 14 in the LNT

Job 14 in the LSV

Job 14 in the MAAL

Job 14 in the MBV

Job 14 in the MBV2

Job 14 in the MHNT

Job 14 in the MKNFD

Job 14 in the MNG

Job 14 in the MNT

Job 14 in the MNT2

Job 14 in the MRS1T

Job 14 in the NAA

Job 14 in the NASB

Job 14 in the NBLA

Job 14 in the NBS

Job 14 in the NBVTP

Job 14 in the NET2

Job 14 in the NIV11

Job 14 in the NNT

Job 14 in the NNT2

Job 14 in the NNT3

Job 14 in the PDDPT

Job 14 in the PFNT

Job 14 in the RMNT

Job 14 in the SBIAS

Job 14 in the SBIBS

Job 14 in the SBIBS2

Job 14 in the SBICS

Job 14 in the SBIDS

Job 14 in the SBIGS

Job 14 in the SBIHS

Job 14 in the SBIIS

Job 14 in the SBIIS2

Job 14 in the SBIIS3

Job 14 in the SBIKS

Job 14 in the SBIKS2

Job 14 in the SBIMS

Job 14 in the SBIOS

Job 14 in the SBIPS

Job 14 in the SBISS

Job 14 in the SBITS

Job 14 in the SBITS2

Job 14 in the SBITS3

Job 14 in the SBITS4

Job 14 in the SBIUS

Job 14 in the SBIVS

Job 14 in the SBT

Job 14 in the SBT1E

Job 14 in the SCHL

Job 14 in the SNT

Job 14 in the SUSU

Job 14 in the SUSU2

Job 14 in the SYNO

Job 14 in the TBIAOTANT

Job 14 in the TBT1E

Job 14 in the TBT1E2

Job 14 in the TFTIP

Job 14 in the TFTU

Job 14 in the TGNTATF3T

Job 14 in the THAI

Job 14 in the TNFD

Job 14 in the TNT

Job 14 in the TNTIK

Job 14 in the TNTIL

Job 14 in the TNTIN

Job 14 in the TNTIP

Job 14 in the TNTIZ

Job 14 in the TOMA

Job 14 in the TTENT

Job 14 in the UBG

Job 14 in the UGV

Job 14 in the UGV2

Job 14 in the UGV3

Job 14 in the VBL

Job 14 in the VDCC

Job 14 in the YALU

Job 14 in the YAPE

Job 14 in the YBVTP

Job 14 in the ZBP