Job 28 (BOICB)

1 Olulu e si egwupụta ọlaọcha dị;ebe a na-anụcha ọlaedo dịkwa. 2 E si nʼime ala ewepụta igwe,ọlanchara na-agbazepụta site nkume na-aghọ ọla. 3 Mmadụ na-eme ka ọchịchịrị nwee ọgwụgwụ;ọ na-enyochapụta ihe dị ebe dị anya,na-achọ igwe nʼime oke ọchịchịrị. 4 Ọ na-egwu olulu nʼebe dị anya site nʼebe mmadụ bi,nʼebe ụkwụ mmadụ na-adịghị eru,nʼebe ahụ dị anya site nʼebe mmadụ bi ka ha na-akwụfegharị. 5 Ala ahụ e si na ya enweta nri,abụrụla ihe e ji ọkụ gbanwee nʼokpuru ya. 6 Safaia bụ nkume dị oke ọnụahịa dị na nkume ya;aja ya nwekwara mkpụrụ ọlaedo. 7 Ọ dịghị anụ ufe nke na-eri anụ maara ụzọ ahụ zoro ezo;anya agụ nkwọ ọbụla ahụtụbeghị ya. 8 Anụ ọhịa dị nganga anaghị azọnye ụkwụ nʼelu ya,ọdụm ọbụla adịghị awagharị nʼebe ahụ. 9 Ndị mmadụ na-eji aka na-etiwasị nkume ahụ na-enwu ọkụmee ka mgbọrọgwụ ugwu ahụ pụta ìhè. 10 Ha na-awapụta ọwa ụzọ nʼetiti nkume ahụ,anya ha na-ahụkwa akụnụba ya niile. 11 Ha na-achọpụta isi mmiri niilema meekwa ka ihe nzuzo pụta ìhè. 12 Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe?Olee kwa ebe nghọta bi? 13 Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya,agaghị achọtakwa ya nʼala ndị dị ndụ. 14 Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,”osimiri na-asị, “Ọ dịghị nʼaka m.” 15 A gaghị eji ọlaedo a nụchara nke ọma zụta ya,apụghị ịtụ ihe bụ ọnụahịa ya nʼọlaọcha. 16 A gaghị eji ọlaedo nke Ọfịa zụta ya,a gaghị ejikwa nkume dara oke ọnụahịa nke ọniks maọbụ safaia zụta ya, 17 A gaghị eji ọlaedo maọbụ kristal tụnyere ya,maọbụ iji ejiji ọlaedo nweta ya. 18 Koral na jaspa erughị ihe a na-akpọtụ aha nʼebe ọ dị;ọnụahịa nke amamihe karịrị ọtụtụ rubi. 19 A gaghị eji ọla topaazi nke Kush tụnyere ya;a pụghị iji ọlaedo a nụchara anụcha zụta ya. 20 Olee ebe amamihe si abịa?Olee ebe nghọta bi? 21 E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ,e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe. 22 Mbibi na ọnwụ na-asị;“Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.” 23 Chineke ghọtara ụzọ ya,naanị ya makwara ebe obibi ya dị. 24 Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa,na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe. 25 Mgbe o hiwere ike nke ikuku,tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ, 26 mgbe o nyere mmiri ozuzo iwumeekwa ụzọ nye egbe eluigwe na oke ikuku, 27 mgbe ahụ, o lere amamihe anya, nyochasịa ya,meekwa ka o guzosie ike, ma nwapụtakwa ya. 28 Ọ sịrị mmadụ,“Ịtụ egwu Onyenwe anyị, nke ahụ bụ amamihe;ọzọ, ị sị nʼihe ọjọọ wezuga onwe bụ nghọta.”

In Other Versions

Job 28 in the ANGEFD

Job 28 in the ANTPNG2D

Job 28 in the AS21

Job 28 in the BAGH

Job 28 in the BBPNG

Job 28 in the BBT1E

Job 28 in the BDS

Job 28 in the BEV

Job 28 in the BHAD

Job 28 in the BIB

Job 28 in the BLPT

Job 28 in the BNT

Job 28 in the BNTABOOT

Job 28 in the BNTLV

Job 28 in the BOATCB

Job 28 in the BOATCB2

Job 28 in the BOBCV

Job 28 in the BOCNT

Job 28 in the BOECS

Job 28 in the BOGWICC

Job 28 in the BOHCB

Job 28 in the BOHCV

Job 28 in the BOHLNT

Job 28 in the BOHNTLTAL

Job 28 in the BOILNTAP

Job 28 in the BOITCV

Job 28 in the BOKCV

Job 28 in the BOKCV2

Job 28 in the BOKHWOG

Job 28 in the BOKSSV

Job 28 in the BOLCB

Job 28 in the BOLCB2

Job 28 in the BOMCV

Job 28 in the BONAV

Job 28 in the BONCB

Job 28 in the BONLT

Job 28 in the BONUT2

Job 28 in the BOPLNT

Job 28 in the BOSCB

Job 28 in the BOSNC

Job 28 in the BOTLNT

Job 28 in the BOVCB

Job 28 in the BOYCB

Job 28 in the BPBB

Job 28 in the BPH

Job 28 in the BSB

Job 28 in the CCB

Job 28 in the CUV

Job 28 in the CUVS

Job 28 in the DBT

Job 28 in the DGDNT

Job 28 in the DHNT

Job 28 in the DNT

Job 28 in the ELBE

Job 28 in the EMTV

Job 28 in the ESV

Job 28 in the FBV

Job 28 in the FEB

Job 28 in the GGMNT

Job 28 in the GNT

Job 28 in the HARY

Job 28 in the HNT

Job 28 in the IRVA

Job 28 in the IRVB

Job 28 in the IRVG

Job 28 in the IRVH

Job 28 in the IRVK

Job 28 in the IRVM

Job 28 in the IRVM2

Job 28 in the IRVO

Job 28 in the IRVP

Job 28 in the IRVT

Job 28 in the IRVT2

Job 28 in the IRVU

Job 28 in the ISVN

Job 28 in the JSNT

Job 28 in the KAPI

Job 28 in the KBT1ETNIK

Job 28 in the KBV

Job 28 in the KJV

Job 28 in the KNFD

Job 28 in the LBA

Job 28 in the LBLA

Job 28 in the LNT

Job 28 in the LSV

Job 28 in the MAAL

Job 28 in the MBV

Job 28 in the MBV2

Job 28 in the MHNT

Job 28 in the MKNFD

Job 28 in the MNG

Job 28 in the MNT

Job 28 in the MNT2

Job 28 in the MRS1T

Job 28 in the NAA

Job 28 in the NASB

Job 28 in the NBLA

Job 28 in the NBS

Job 28 in the NBVTP

Job 28 in the NET2

Job 28 in the NIV11

Job 28 in the NNT

Job 28 in the NNT2

Job 28 in the NNT3

Job 28 in the PDDPT

Job 28 in the PFNT

Job 28 in the RMNT

Job 28 in the SBIAS

Job 28 in the SBIBS

Job 28 in the SBIBS2

Job 28 in the SBICS

Job 28 in the SBIDS

Job 28 in the SBIGS

Job 28 in the SBIHS

Job 28 in the SBIIS

Job 28 in the SBIIS2

Job 28 in the SBIIS3

Job 28 in the SBIKS

Job 28 in the SBIKS2

Job 28 in the SBIMS

Job 28 in the SBIOS

Job 28 in the SBIPS

Job 28 in the SBISS

Job 28 in the SBITS

Job 28 in the SBITS2

Job 28 in the SBITS3

Job 28 in the SBITS4

Job 28 in the SBIUS

Job 28 in the SBIVS

Job 28 in the SBT

Job 28 in the SBT1E

Job 28 in the SCHL

Job 28 in the SNT

Job 28 in the SUSU

Job 28 in the SUSU2

Job 28 in the SYNO

Job 28 in the TBIAOTANT

Job 28 in the TBT1E

Job 28 in the TBT1E2

Job 28 in the TFTIP

Job 28 in the TFTU

Job 28 in the TGNTATF3T

Job 28 in the THAI

Job 28 in the TNFD

Job 28 in the TNT

Job 28 in the TNTIK

Job 28 in the TNTIL

Job 28 in the TNTIN

Job 28 in the TNTIP

Job 28 in the TNTIZ

Job 28 in the TOMA

Job 28 in the TTENT

Job 28 in the UBG

Job 28 in the UGV

Job 28 in the UGV2

Job 28 in the UGV3

Job 28 in the VBL

Job 28 in the VDCC

Job 28 in the YALU

Job 28 in the YAPE

Job 28 in the YBVTP

Job 28 in the ZBP