Micah 1 (BOICB)
1 Nke a bụ okwu ONYENWE ANYỊ nke bịaara Maịka, onye Moreshet, nʼoge eze Jotam, Ehaz na Hezekaya, bụ ndị eze Juda. Ọhụ nke ọ hụrụ banyere Sameria na Jerusalem. 2 Geenụ ntị, unu ndị mmadụ, unu niile,gee ntị, gị ụwa na ndị niile bi nʼime yaka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ gbaa akaebe megide unu,bụ Onyenwe anyị site nʼụlọnsọ ukwu ya. 3 Lee! ONYENWE ANYỊ na-abịa! O si nʼebe obibi ya na-abịa.Ọ na-abịa ma na-azọda ebe niile dị elu nke ụwa. 4 Ugwu ukwu niile na-agbaze nʼokpuru ụkwụ ya,ndagwurugwu niile na-agbawa,dịka abụba dị nso nʼọkụ,dịka mmiri si nʼebe dị elu na-asọdata 5 Ihe ndị a bụ nʼihi njehie Jekọb,nʼihi mmehie niile nke ndị Izrel.Gịnị bụ njehie Jekọb?Ọ bụghị Sameria?Gịnịkwa bụ ebe dị elu nke Juda?Ọ bụghị Jerusalem? 6 “Nʼihi ya, aga m eme ka Sameria ghọọ mkpọmkpọ ebe,ebe a na-akụ osisi vaịnị.Aga m awụnye nkume ya nʼime ndagwurugwu,mekwaa ka ntọala ya pụta ihe. 7 Arụsị ha niile a pịrị apị ka a ga-akụjisi;onyinye niile a na-ewebata nʼụlọ arụsị ha ka a ga-akpọ ọkụ.Aga m ala arụsị niile ya a kpụrụ akpụ nʼiyi.Ebe ọ bụ na e si nʼaka ndị na-agba akwụna na-ewebata onyinye ndị a,a ga-eji ha kwụọ ụgwọ ịgba akwụna.” 8 Nʼihi nke a, aga m akwa akwa, tikwaa mkpu akwa.Aga m agbara ọtọ gbarakwa ụkwụ efu jegharịa.Aga m akpọ mkpu dịka nkịta ọhịa,tipụkwa ube akwa dịka ikwighịkwighị. 9 Nʼihi na ọnya ya enweghị ngwọta,o rutela na Juda.O rutelarị ma nʼọnụ ụzọ ama nke ndị m,rukwaarị Jerusalem. 10 Unu ekwutela okwu ya na Gat;unu akwakwala akwa ọbụla.Tụrụọnụ onwe unu nʼuzuzu,unu ndị Bet-Ofra. 11 Gabiganụ nʼụzọ unu,unu ndị bi na Shafia.Nʼọnọdụ ịgba ọtọ na ihere unu,unu ndị bi na Zaanan abịakwala nso.Ndị Bet-Ezel na-eru ụjụnʼihi na e wezugala ndị na-eche unu nche. 12 Ndị bi na Marot nọ nʼoke ahụ mgbuna-eche ka ihe ọma bịa,nʼihi na mbibi esitela nʼaka ONYENWE ANYỊ bịa,ruo nʼọnụ ụzọ ama Jerusalem 13 Unu ndị bi na Lakishkegidenụ ịnyịnya unu na-agba ọsọ nʼụgbọ agha.Ọ bụ nʼebe ahụ ka mmehie nwaada Zayọn malitere,nʼihi na mmehie Izrel na-eme ka a hụrụ nʼetiti unu. 14 Ya mere, unu ga-enye Moreshet dị na Gat onyinyemgbe unu na-agbapụ ọsọ.Ụlọ Akzib ga-emesịa ghọọ ụlọ aghụghọnye ndị eze Izrel. 15 Aga m akpọbata onye ga-emeri unundị bi na Maresha nʼagha.Ndị a na-asọpụrụ nke Izrelga-agbabanye nʼAdulam. 16 Kpachaanụ isi unu nʼọnọdụ iru ụjụnʼihi ụmụntakịrị ndị ahụ ihe ha masịrị unu,meenụ ka isi unu kwọchaa dịka isi udele,nʼihi na a ga-achụpụ ha site nʼebe unu nọ gaa mba ọzọ.
In Other Versions
Micah 1 in the ANGEFD
Micah 1 in the ANTPNG2D
Micah 1 in the AS21
Micah 1 in the BAGH
Micah 1 in the BBPNG
Micah 1 in the BBT1E
Micah 1 in the BDS
Micah 1 in the BEV
Micah 1 in the BHAD
Micah 1 in the BIB
Micah 1 in the BLPT
Micah 1 in the BNT
Micah 1 in the BNTABOOT
Micah 1 in the BNTLV
Micah 1 in the BOATCB
Micah 1 in the BOATCB2
Micah 1 in the BOBCV
Micah 1 in the BOCNT
Micah 1 in the BOECS
Micah 1 in the BOGWICC
Micah 1 in the BOHCB
Micah 1 in the BOHCV
Micah 1 in the BOHLNT
Micah 1 in the BOHNTLTAL
Micah 1 in the BOILNTAP
Micah 1 in the BOITCV
Micah 1 in the BOKCV
Micah 1 in the BOKCV2
Micah 1 in the BOKHWOG
Micah 1 in the BOKSSV
Micah 1 in the BOLCB
Micah 1 in the BOLCB2
Micah 1 in the BOMCV
Micah 1 in the BONAV
Micah 1 in the BONCB
Micah 1 in the BONLT
Micah 1 in the BONUT2
Micah 1 in the BOPLNT
Micah 1 in the BOSCB
Micah 1 in the BOSNC
Micah 1 in the BOTLNT
Micah 1 in the BOVCB
Micah 1 in the BOYCB
Micah 1 in the BPBB
Micah 1 in the BPH
Micah 1 in the BSB
Micah 1 in the CCB
Micah 1 in the CUV
Micah 1 in the CUVS
Micah 1 in the DBT
Micah 1 in the DGDNT
Micah 1 in the DHNT
Micah 1 in the DNT
Micah 1 in the ELBE
Micah 1 in the EMTV
Micah 1 in the ESV
Micah 1 in the FBV
Micah 1 in the FEB
Micah 1 in the GGMNT
Micah 1 in the GNT
Micah 1 in the HARY
Micah 1 in the HNT
Micah 1 in the IRVA
Micah 1 in the IRVB
Micah 1 in the IRVG
Micah 1 in the IRVH
Micah 1 in the IRVK
Micah 1 in the IRVM
Micah 1 in the IRVM2
Micah 1 in the IRVO
Micah 1 in the IRVP
Micah 1 in the IRVT
Micah 1 in the IRVT2
Micah 1 in the IRVU
Micah 1 in the ISVN
Micah 1 in the JSNT
Micah 1 in the KAPI
Micah 1 in the KBT1ETNIK
Micah 1 in the KBV
Micah 1 in the KJV
Micah 1 in the KNFD
Micah 1 in the LBA
Micah 1 in the LBLA
Micah 1 in the LNT
Micah 1 in the LSV
Micah 1 in the MAAL
Micah 1 in the MBV
Micah 1 in the MBV2
Micah 1 in the MHNT
Micah 1 in the MKNFD
Micah 1 in the MNG
Micah 1 in the MNT
Micah 1 in the MNT2
Micah 1 in the MRS1T
Micah 1 in the NAA
Micah 1 in the NASB
Micah 1 in the NBLA
Micah 1 in the NBS
Micah 1 in the NBVTP
Micah 1 in the NET2
Micah 1 in the NIV11
Micah 1 in the NNT
Micah 1 in the NNT2
Micah 1 in the NNT3
Micah 1 in the PDDPT
Micah 1 in the PFNT
Micah 1 in the RMNT
Micah 1 in the SBIAS
Micah 1 in the SBIBS
Micah 1 in the SBIBS2
Micah 1 in the SBICS
Micah 1 in the SBIDS
Micah 1 in the SBIGS
Micah 1 in the SBIHS
Micah 1 in the SBIIS
Micah 1 in the SBIIS2
Micah 1 in the SBIIS3
Micah 1 in the SBIKS
Micah 1 in the SBIKS2
Micah 1 in the SBIMS
Micah 1 in the SBIOS
Micah 1 in the SBIPS
Micah 1 in the SBISS
Micah 1 in the SBITS
Micah 1 in the SBITS2
Micah 1 in the SBITS3
Micah 1 in the SBITS4
Micah 1 in the SBIUS
Micah 1 in the SBIVS
Micah 1 in the SBT
Micah 1 in the SBT1E
Micah 1 in the SCHL
Micah 1 in the SNT
Micah 1 in the SUSU
Micah 1 in the SUSU2
Micah 1 in the SYNO
Micah 1 in the TBIAOTANT
Micah 1 in the TBT1E
Micah 1 in the TBT1E2
Micah 1 in the TFTIP
Micah 1 in the TFTU
Micah 1 in the TGNTATF3T
Micah 1 in the THAI
Micah 1 in the TNFD
Micah 1 in the TNT
Micah 1 in the TNTIK
Micah 1 in the TNTIL
Micah 1 in the TNTIN
Micah 1 in the TNTIP
Micah 1 in the TNTIZ
Micah 1 in the TOMA
Micah 1 in the TTENT
Micah 1 in the UBG
Micah 1 in the UGV
Micah 1 in the UGV2
Micah 1 in the UGV3
Micah 1 in the VBL
Micah 1 in the VDCC
Micah 1 in the YALU
Micah 1 in the YAPE
Micah 1 in the YBVTP
Micah 1 in the ZBP