Micah 7 (BOICB)
1 Ahụhụ dịrị m!Adị m ka onye na-achịkọta mkpụrụ osisi vaịnị nʼọkọchị,mgbe a ghọkọtachara mkpụrụ dị nʼubi vaịnị.O nweghị ụyọkọ mkpụrụ vaịnị ọbụla fọdụrụ nke e nwere ike ịta,o nwekwaghị mkpụrụ fiig buru ụzọ chaa nke agụ ya na-agụsị m ike 2 Ndị ezi omume agwụla nʼụwa,ọ dịkwaghị otu onye na-eme ihe ziri ezi fọdụrụ.Ha niile na-echere oghere ịkwafu ọbara,ha ji ụgbụ na-achụta nta, onye ọbụla na-achụ ụmụnne ya. 3 Ọrụ nke aka ha abụọ na-arụpụta nke ọma bụ ajọ omume.Onyeisi na-ana onyinye,onye ọkaikpe na-eri ngarị,ndị dị ike na-atụpụta ihe masịrị ha,si otu a na-akpagbu eziokwu. 4 Onye nke kachasị ibe ya ịdị mma nʼime ha dịka uke.Onye nke na-eme ihe ziri ezi nʼime ha jọrọ njọ karịa ogige ogwu.Ma ugbu a, ụbọchị Chineke na-eleta gị abịala,ụbọchị ahụ ndị nche gị na-akụ ekwe ịdọ aka na ntị.Ugbu a bụ oge ihe ịgba gharịị nye ha. 5 Ekwenyerela onye agbataobi gị,atụkwasịla onye bụ ezi enyi gị obi.Kpachara anya gị, nʼihe gbasara okwu ọnụ gị,ọbụla dị nʼebe nwunye gị nọ. 6 Nʼihi na nwa na-elelị nna ya anya.Nwa nwanyị na-ebili megide nne ya.Nwunye nwa megidekwa nne di ya,ndị iro mmadụ bụ ndị ezinaụlọ ya. 7 Ma mụ onwe m, ana m ele ONYENWE ANYỊ anya nʼihi inyeaka ya.Eji m olileanya na-echere Chineke Onye nzọpụta m.Chineke m ga-anụ olu m. 8 Achịkwala m ọchị gị onye iro m.Mgbe m dara, aga m ebilitekwa.Mgbe m nọ nʼime ọchịchịrị, ONYENWE ANYỊ nʼonwe ya ga-abụ ihe m. 9 Nʼihi na m emehiela megide ya,aga m anabatara onwe m ahụhụ nke ọnụma ONYENWE ANYỊ,tutu ruo mgbe ọ ga-ekpe ikpe m,mee ka m guzosie ike.Ọ ga-akpọpụta m nʼìhè;aga m elekwasịkwa ezi omume ya anya. 10 Mgbe ahụ, ndị iro m ga-ahụ,ihere ga-ekpuchionye ahụ sịrị m,“Olee ebe ONYENWE ANYỊ Chineke gị ahụ nọ.”Aga m eji anya m hụ mgbe ọ ga-ada,ọ bụladị dịka e si na-azọ ya ụkwụ,dịka apịtị dị nʼokporoụzọ. 11 Ụbọchị a ga-ewugharị mgbidi gị niile na-abịa;ụbọchị a ga-eme ka oke ala gị saa mbara. 12 Nʼụbọchị ahụ, ha ga-abịakwute gị,site na Asịrịa ruo na obodo niile nke Ijipt,sitekwa nʼIjipt ruo Yufretis,site nʼosimiri ruo osimiri,sitekwa nʼugwu ruo nʼugwu. 13 Ma ụwa ga-aghọ ebe tọgbọrọ nʼefu nʼihi ndị bi nʼime ya,iji kwụọ ha ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere. 14 Were mkpanaka gị zụọ ndị gị,bụ igwe ewu na atụrụ nke ihe nketa gị,ndị bi naanị ha nʼoke ọhịa,nʼebe ịta nri nke ahịhịa ndụ jupụtara.Kwere ka ha taa ahịhịa ndụ nke Bashan, na nke Gilead,dịka na mgbe ochie. 15 “Dịka nʼụbọchị ahụ unu sitere nʼIjipt pụta,aga m egosi ha ọrụ ịtụnanya m niile.” 16 Mba dị iche iche ga-ahụ ya, ihere ga-emekwa ha,nʼime ịdị ike ha niile.Ha ga-ekpuchi aka nʼọnụ ha,ntị ga-echikwa ha. 17 Ha ga-aracha aja dịka agwọ,na dịka anụ dị iche iche, nke na-akpụ akpụ nʼala.Ha ga-eji ịma jijiji si nʼebe ha e wusiri ike pụta.Nʼihi egwu ha, ha ga-abịakwute ONYENWE ANYỊ bụ Chineke anyị.Ha ga-atụkwa egwu gị. 18 Onye bụ chi ahụ dịka gị,nke na-agbaghara ma na-ehichapụ mmehie na njehienke ndị fọdụrụ afọdụ nʼetiti ihe nketa gị?Ị naghị anọgide na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi,kama ị bụ onye ọ na-atọ ụtọ inwe obi ebere. 19 Ọ ga-emekwara anyị ebere ọzọ.Ọ ga-azọdakwa mmehie anyị nʼokpuru ukwu ya,Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile nʼebe dịkarịsịrị omimi nke oke osimiri. 20 Ị ga-egosi Jekọb ntụkwasị obi,gosikwa Ebraham ịhụnanya gị,dịka ị ṅụọrọ nna nna anyị ha nʼiyi,site na mgbe ochie.
In Other Versions
Micah 7 in the ANGEFD
Micah 7 in the ANTPNG2D
Micah 7 in the AS21
Micah 7 in the BAGH
Micah 7 in the BBPNG
Micah 7 in the BBT1E
Micah 7 in the BDS
Micah 7 in the BEV
Micah 7 in the BHAD
Micah 7 in the BIB
Micah 7 in the BLPT
Micah 7 in the BNT
Micah 7 in the BNTABOOT
Micah 7 in the BNTLV
Micah 7 in the BOATCB
Micah 7 in the BOATCB2
Micah 7 in the BOBCV
Micah 7 in the BOCNT
Micah 7 in the BOECS
Micah 7 in the BOGWICC
Micah 7 in the BOHCB
Micah 7 in the BOHCV
Micah 7 in the BOHLNT
Micah 7 in the BOHNTLTAL
Micah 7 in the BOILNTAP
Micah 7 in the BOITCV
Micah 7 in the BOKCV
Micah 7 in the BOKCV2
Micah 7 in the BOKHWOG
Micah 7 in the BOKSSV
Micah 7 in the BOLCB
Micah 7 in the BOLCB2
Micah 7 in the BOMCV
Micah 7 in the BONAV
Micah 7 in the BONCB
Micah 7 in the BONLT
Micah 7 in the BONUT2
Micah 7 in the BOPLNT
Micah 7 in the BOSCB
Micah 7 in the BOSNC
Micah 7 in the BOTLNT
Micah 7 in the BOVCB
Micah 7 in the BOYCB
Micah 7 in the BPBB
Micah 7 in the BPH
Micah 7 in the BSB
Micah 7 in the CCB
Micah 7 in the CUV
Micah 7 in the CUVS
Micah 7 in the DBT
Micah 7 in the DGDNT
Micah 7 in the DHNT
Micah 7 in the DNT
Micah 7 in the ELBE
Micah 7 in the EMTV
Micah 7 in the ESV
Micah 7 in the FBV
Micah 7 in the FEB
Micah 7 in the GGMNT
Micah 7 in the GNT
Micah 7 in the HARY
Micah 7 in the HNT
Micah 7 in the IRVA
Micah 7 in the IRVB
Micah 7 in the IRVG
Micah 7 in the IRVH
Micah 7 in the IRVK
Micah 7 in the IRVM
Micah 7 in the IRVM2
Micah 7 in the IRVO
Micah 7 in the IRVP
Micah 7 in the IRVT
Micah 7 in the IRVT2
Micah 7 in the IRVU
Micah 7 in the ISVN
Micah 7 in the JSNT
Micah 7 in the KAPI
Micah 7 in the KBT1ETNIK
Micah 7 in the KBV
Micah 7 in the KJV
Micah 7 in the KNFD
Micah 7 in the LBA
Micah 7 in the LBLA
Micah 7 in the LNT
Micah 7 in the LSV
Micah 7 in the MAAL
Micah 7 in the MBV
Micah 7 in the MBV2
Micah 7 in the MHNT
Micah 7 in the MKNFD
Micah 7 in the MNG
Micah 7 in the MNT
Micah 7 in the MNT2
Micah 7 in the MRS1T
Micah 7 in the NAA
Micah 7 in the NASB
Micah 7 in the NBLA
Micah 7 in the NBS
Micah 7 in the NBVTP
Micah 7 in the NET2
Micah 7 in the NIV11
Micah 7 in the NNT
Micah 7 in the NNT2
Micah 7 in the NNT3
Micah 7 in the PDDPT
Micah 7 in the PFNT
Micah 7 in the RMNT
Micah 7 in the SBIAS
Micah 7 in the SBIBS
Micah 7 in the SBIBS2
Micah 7 in the SBICS
Micah 7 in the SBIDS
Micah 7 in the SBIGS
Micah 7 in the SBIHS
Micah 7 in the SBIIS
Micah 7 in the SBIIS2
Micah 7 in the SBIIS3
Micah 7 in the SBIKS
Micah 7 in the SBIKS2
Micah 7 in the SBIMS
Micah 7 in the SBIOS
Micah 7 in the SBIPS
Micah 7 in the SBISS
Micah 7 in the SBITS
Micah 7 in the SBITS2
Micah 7 in the SBITS3
Micah 7 in the SBITS4
Micah 7 in the SBIUS
Micah 7 in the SBIVS
Micah 7 in the SBT
Micah 7 in the SBT1E
Micah 7 in the SCHL
Micah 7 in the SNT
Micah 7 in the SUSU
Micah 7 in the SUSU2
Micah 7 in the SYNO
Micah 7 in the TBIAOTANT
Micah 7 in the TBT1E
Micah 7 in the TBT1E2
Micah 7 in the TFTIP
Micah 7 in the TFTU
Micah 7 in the TGNTATF3T
Micah 7 in the THAI
Micah 7 in the TNFD
Micah 7 in the TNT
Micah 7 in the TNTIK
Micah 7 in the TNTIL
Micah 7 in the TNTIN
Micah 7 in the TNTIP
Micah 7 in the TNTIZ
Micah 7 in the TOMA
Micah 7 in the TTENT
Micah 7 in the UBG
Micah 7 in the UGV
Micah 7 in the UGV2
Micah 7 in the UGV3
Micah 7 in the VBL
Micah 7 in the VDCC
Micah 7 in the YALU
Micah 7 in the YAPE
Micah 7 in the YBVTP
Micah 7 in the ZBP