Numbers 34 (BOICB)
1 ONYENWE ANYỊ gwara Mosis okwu sị ya, 2 “Nye ndị Izrel iwu sị ha, ‘Mgbe unu banyere nʼala Kenan, ndị a bụ oke ala ndị ahụ unu ga-enweta dịka ihe nketa unu: 3 “ ‘Oke ala unu nʼakụkụ ndịda ga-etinyetụ aka nʼọzara Zin. Ala unu na ala ndị Edọm ga-enwekọ oke ala. Nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, oke ala ndịda unu ga-ebido na ngwụcha Osimiri Nnu, 4 gafee ndịda Akrabim, gabiga ruo ọzara Zin, gbada ndịda ruo Kadesh Banea. Site nʼebe ahụ ọ ga-aga ruo Haza Ada, gafee ruo Azmọn, 5 ebe ọ ga-echigharị gbasoro iyi Wadi nke Ijipt ma kwụsị nʼosimiri Mediterenịa. 6 Oke ala unu nʼakụkụ ọdịda anyanwụ ga-abụ ọnụ mmiri osimiri Mediterenịa. Nke a ga-abụ oke ala unu. 7 Oke ala unu nʼakụkụ ugwu ga-amalite nʼosimiri Mediterenịa ruo nʼugwu Hor. 8 Ọ ga-esitekwa nʼugwu Hor ruo Lebo Hamat, gbatịakwa ruo Zedad, 9 ruo Zifron tutu kwụsị na Haza Enan. Nke a ga-abụ oke ala unu nʼakụkụ ugwu. 10 Oke ala unu nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ga-ebido na Haza Enan ruo Shefam. 11 Oke ala ahụ ga-agbada site Shefam ruo Ribla nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ Ain. Site nʼebe ahụ, ọ ga-agbasoro ndịda ọdịda anyanwụ Osimiri Galili. 12 Mgbe ahụ, ọ ga-aga ogologo ogologo, gbasoro osimiri Jọdan, tutu kwụsị nʼOsimiri Nnu. “ ‘Nke a bụ ala unu, na oke ala ya nʼakụkụ ọbụla.’ ” 13 Mosis nyere ndị Izrel iwu sị, “Kesaanụ ala a dịka ihe nketa site nʼife nza. ONYENWE ANYỊ enyela iwu ka enye ya ebo itoolu na ọkara ndị ahụ fọdụrụ. 14 Nʼihi na ebo Ruben na Gad tinyere ọkara ebo Manase, enwetalarị ala ihe nketa ha. 15 Ebo abụọ nʼọkara ndị a enwetala ihe nketa nke ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan, na ncherita ihu obodo Jeriko.” 16 ONYENWE ANYỊ gwara Mosis okwu sị ya, 17 “Ndị a bụ aha ndị ikom m họpụtara ịhụ na e kenyere unu ala ahụ dịka ihe nketa unu. Elieza onye nchụaja, na Joshua nwa Nun. 18 Site nʼebo ọbụla họpụta otu onyendu ka ha nye aka ikesa ala nketa ahụ. 19 “Ndị a bụ aha ndị a họpụtara: “Kaleb nwa Jefune, site nʼebo Juda. 20 Shemuel nwa Amihud, site nʼebo Simiọn 21 Elidad nwa Kislon, site nʼebo Benjamin. 22 Buki nwa Jogli, onyendu si nʼebo Dan. 23 Haniel nwa Efod, onyendu si nʼebo Manase, nwa Josef. 24 Kemuel nwa Shiftan, onyendu si nʼebo Ifrem, nwa Josef. 25 Elizafan nwa Panak, onyendu si nʼebo Zebụlọn. 26 Paltiel nwa Azan, onyendu si nʼebo Isaka. 27 Abihud nwa Shelomi, onyendu si nʼebo Asha. 28 Pedahel nwa Amihud, onyendu si nʼebo Naftalị.” 29 Ndị a bụ ndị ikom ONYENWE ANYỊ nyere iwu si ha kenye ndị Izrel ihe nketa ha nʼala Kenan.
In Other Versions
Numbers 34 in the ANGEFD
Numbers 34 in the ANTPNG2D
Numbers 34 in the AS21
Numbers 34 in the BAGH
Numbers 34 in the BBPNG
Numbers 34 in the BBT1E
Numbers 34 in the BDS
Numbers 34 in the BEV
Numbers 34 in the BHAD
Numbers 34 in the BIB
Numbers 34 in the BLPT
Numbers 34 in the BNT
Numbers 34 in the BNTABOOT
Numbers 34 in the BNTLV
Numbers 34 in the BOATCB
Numbers 34 in the BOATCB2
Numbers 34 in the BOBCV
Numbers 34 in the BOCNT
Numbers 34 in the BOECS
Numbers 34 in the BOGWICC
Numbers 34 in the BOHCB
Numbers 34 in the BOHCV
Numbers 34 in the BOHLNT
Numbers 34 in the BOHNTLTAL
Numbers 34 in the BOILNTAP
Numbers 34 in the BOITCV
Numbers 34 in the BOKCV
Numbers 34 in the BOKCV2
Numbers 34 in the BOKHWOG
Numbers 34 in the BOKSSV
Numbers 34 in the BOLCB
Numbers 34 in the BOLCB2
Numbers 34 in the BOMCV
Numbers 34 in the BONAV
Numbers 34 in the BONCB
Numbers 34 in the BONLT
Numbers 34 in the BONUT2
Numbers 34 in the BOPLNT
Numbers 34 in the BOSCB
Numbers 34 in the BOSNC
Numbers 34 in the BOTLNT
Numbers 34 in the BOVCB
Numbers 34 in the BOYCB
Numbers 34 in the BPBB
Numbers 34 in the BPH
Numbers 34 in the BSB
Numbers 34 in the CCB
Numbers 34 in the CUV
Numbers 34 in the CUVS
Numbers 34 in the DBT
Numbers 34 in the DGDNT
Numbers 34 in the DHNT
Numbers 34 in the DNT
Numbers 34 in the ELBE
Numbers 34 in the EMTV
Numbers 34 in the ESV
Numbers 34 in the FBV
Numbers 34 in the FEB
Numbers 34 in the GGMNT
Numbers 34 in the GNT
Numbers 34 in the HARY
Numbers 34 in the HNT
Numbers 34 in the IRVA
Numbers 34 in the IRVB
Numbers 34 in the IRVG
Numbers 34 in the IRVH
Numbers 34 in the IRVK
Numbers 34 in the IRVM
Numbers 34 in the IRVM2
Numbers 34 in the IRVO
Numbers 34 in the IRVP
Numbers 34 in the IRVT
Numbers 34 in the IRVT2
Numbers 34 in the IRVU
Numbers 34 in the ISVN
Numbers 34 in the JSNT
Numbers 34 in the KAPI
Numbers 34 in the KBT1ETNIK
Numbers 34 in the KBV
Numbers 34 in the KJV
Numbers 34 in the KNFD
Numbers 34 in the LBA
Numbers 34 in the LBLA
Numbers 34 in the LNT
Numbers 34 in the LSV
Numbers 34 in the MAAL
Numbers 34 in the MBV
Numbers 34 in the MBV2
Numbers 34 in the MHNT
Numbers 34 in the MKNFD
Numbers 34 in the MNG
Numbers 34 in the MNT
Numbers 34 in the MNT2
Numbers 34 in the MRS1T
Numbers 34 in the NAA
Numbers 34 in the NASB
Numbers 34 in the NBLA
Numbers 34 in the NBS
Numbers 34 in the NBVTP
Numbers 34 in the NET2
Numbers 34 in the NIV11
Numbers 34 in the NNT
Numbers 34 in the NNT2
Numbers 34 in the NNT3
Numbers 34 in the PDDPT
Numbers 34 in the PFNT
Numbers 34 in the RMNT
Numbers 34 in the SBIAS
Numbers 34 in the SBIBS
Numbers 34 in the SBIBS2
Numbers 34 in the SBICS
Numbers 34 in the SBIDS
Numbers 34 in the SBIGS
Numbers 34 in the SBIHS
Numbers 34 in the SBIIS
Numbers 34 in the SBIIS2
Numbers 34 in the SBIIS3
Numbers 34 in the SBIKS
Numbers 34 in the SBIKS2
Numbers 34 in the SBIMS
Numbers 34 in the SBIOS
Numbers 34 in the SBIPS
Numbers 34 in the SBISS
Numbers 34 in the SBITS
Numbers 34 in the SBITS2
Numbers 34 in the SBITS3
Numbers 34 in the SBITS4
Numbers 34 in the SBIUS
Numbers 34 in the SBIVS
Numbers 34 in the SBT
Numbers 34 in the SBT1E
Numbers 34 in the SCHL
Numbers 34 in the SNT
Numbers 34 in the SUSU
Numbers 34 in the SUSU2
Numbers 34 in the SYNO
Numbers 34 in the TBIAOTANT
Numbers 34 in the TBT1E
Numbers 34 in the TBT1E2
Numbers 34 in the TFTIP
Numbers 34 in the TFTU
Numbers 34 in the TGNTATF3T
Numbers 34 in the THAI
Numbers 34 in the TNFD
Numbers 34 in the TNT
Numbers 34 in the TNTIK
Numbers 34 in the TNTIL
Numbers 34 in the TNTIN
Numbers 34 in the TNTIP
Numbers 34 in the TNTIZ
Numbers 34 in the TOMA
Numbers 34 in the TTENT
Numbers 34 in the UBG
Numbers 34 in the UGV
Numbers 34 in the UGV2
Numbers 34 in the UGV3
Numbers 34 in the VBL
Numbers 34 in the VDCC
Numbers 34 in the YALU
Numbers 34 in the YAPE
Numbers 34 in the YBVTP
Numbers 34 in the ZBP