Proverbs 11 (BOICB)
1 Ihe ọtụtụ aghụghọ bụ arụ nʼihu ONYENWE ANYỊma ihe ọtụtụ zuru ezu na-anata ihuọma nʼebe ọ nọ. 2 Nganga bịa, nlelị a na-eso ya,ma onye dị umeala nʼobi na-amụta ihe. 3 Eziokwu nke ndị ziri ezi nʼobi na-edu ha;ma omume gbagọrọ agbagọ nke ndị aghụghọ nʼala ha nʼiyi. 4 Akụnụba gị agaghị azọpụta gị nʼụbọchị ikpe;ọ bụ naanị ezi omume na-anapụta site nʼọnwụ. 5 Ezi omume nke ndị na-enweghị ịta ụta na-eme ka ụzọ ha zie ezi,ma ajọ omume nke ndị na-emebi iwu na-akwada ha. 6 Ezi omume nke onye ziri ezi na-azọpụta ya;ma ọchịchọ ọjọọ nke ndị na-aghọ aghụghọ ka a ga-eji jide ha. 7 Mgbe onye ajọ omume nwụrụ, olileanya ya niile alala nʼiyi,ihe niile ọ na-ele anya inweta site nʼike ya alaakwala nʼiyi. 8 Chineke na-azọpụta ndị ezi omume site na nsogbu ha,ma ndị ajọ omume ka ọ na-ahapụ ka ha daba nʼime ya. 9 Okwu ọjọọ ka onye ajọ omume ji emebi onye agbataobi ya.Ma site nʼihe ọmụma ka onye ezi omume ga-eji dọpụta ndụ ya. 10 Ọganihu nke onye ezi omume na-atọ mmadụ niile ụtọ,otu aka ahụ kwa, ọnwụ onye ajọ omume na-atọ mmadụ niile ụtọ. 11 A na-esite na ngọzị nke ndị ziri ezi bulie obodo elu,ma a nʼala ya nʼiyi site nʼokwu ọnụ ndị ajọ omume. 12 Ikwu okwu nleda megide onye agbataobi gị bụ nzuzu;ma onye ahụ nwere nghọta na-agba nkịtị. 13 Onye na-agba asịrị na-ekpughe ihe nzuzo,ma onye kwesiri ntụkwasị obi na-ekpuchi ihe nzuzo. 14 Nʼihi enweghị ezi ndị ndu ka obodo ji ada,ma ọtụtụ ndị ezi ndụmọdụ na-eweta mmeri. 15 Onye ọbụla na-ana onye ọbịa nʼakaebe ga-ata ahụhụ,ma onye jụrụ ịkwụ ụgwọ onye ọzọ ji, nọ na ntụkwasị obi. 16 Nsọpụrụ na-adịrị nwanyị nwere obiọma,ma ndị na-adịghị eme ebere bụ naanị akụnụba ka ha na-enweta. 17 Onye nwere obiọma baara onwe ya uru,ma onye nwere obi ọjọọ na-ewetara onwe ya nsogbu. 18 Onye ajọ omume na-anata ụgwọ ọrụ aghụghọ,ma onye na-agha ezi omume dịka mkpụrụ na-anata ụgwọ ọrụ kwesiri ekwesi. 19 Onye na-eguzosi ike ime ihe ziri ezi ga-enwe ndụ;ma onye na-agbaso ihe ọjọọ ga-ahụ ọnwụ. 20 ONYENWE ANYỊ na-akpọ ndị obi ha gbagọrọ agbagọ asịma ndị ụzọ ha na-enweghị ihe ịta ụta na-amasị ya. 21 Ọ bụ ihe doro anya na ndị na-emebi iwu ga-ata ahụhụ,ma ndị ezi omume ka a ga-anapụta. 22 Nwanyị mara mma, nke na-enweghị uche,dịka ọlaedo a gbanyere ezi nʼimi. 23 Olileanya onye ezi omume bụ ọṅụ,ma onye na-emebi iwu na-ele naanị anya ihe ọjọọ. 24 Otu onye na-agbasapụ aka ya na-enye enye ma na-enweta akụ karịa,ma onye ọzọ na-egbochi egbochi ma na-ada ogbenye. 25 E, onye na-agbasa aka ya ga-aba ọgaranya;onye ọbụla na-atụte ndị ọzọ ka a ga-atụtekwa. 26 Ndị mmadụ na-abụ onye na-achịkọba mkpụrụ ọka na-ereghị ya ere ọnụ,ma ha na-ekpetara onye nke dị njikere ire nke ya ngọzị Chineke. 27 Onye na-achọ ihe ọma na-enweta ihuọma,ma ihe ọjọọ na-abịakwasị onye na-achọ ya. 28 Ndị tụkwasịrị obi nʼakụnụba ha ga-ada,ma onye ezi omume ga-epupụta dịka akwụkwọ ndụ. 29 Onye na-ewetara ezinaụlọ ha nsogbu ga-eketa naanị ifufe,onye nzuzu ga-abụ ohu nke onye maara ihe. 30 Mkpụrụ nke ndị ezi omume bụ osisi na-enye ndụ,onye na-erita mkpụrụobi nʼuru bụ onye maara ihe. 31 Ọ bụrụ na a ga-akwụ ndị ezi omume ụgwọ ọrụ ha nʼụwa a;a ga-esi aṅaa ghara ịkwụ ndị na-amaghị Chineke na ndị mmehie ụgwọ ọrụ.
In Other Versions
Proverbs 11 in the ANGEFD
Proverbs 11 in the ANTPNG2D
Proverbs 11 in the AS21
Proverbs 11 in the BAGH
Proverbs 11 in the BBPNG
Proverbs 11 in the BBT1E
Proverbs 11 in the BDS
Proverbs 11 in the BEV
Proverbs 11 in the BHAD
Proverbs 11 in the BIB
Proverbs 11 in the BLPT
Proverbs 11 in the BNT
Proverbs 11 in the BNTABOOT
Proverbs 11 in the BNTLV
Proverbs 11 in the BOATCB
Proverbs 11 in the BOATCB2
Proverbs 11 in the BOBCV
Proverbs 11 in the BOCNT
Proverbs 11 in the BOECS
Proverbs 11 in the BOGWICC
Proverbs 11 in the BOHCB
Proverbs 11 in the BOHCV
Proverbs 11 in the BOHLNT
Proverbs 11 in the BOHNTLTAL
Proverbs 11 in the BOILNTAP
Proverbs 11 in the BOITCV
Proverbs 11 in the BOKCV
Proverbs 11 in the BOKCV2
Proverbs 11 in the BOKHWOG
Proverbs 11 in the BOKSSV
Proverbs 11 in the BOLCB
Proverbs 11 in the BOLCB2
Proverbs 11 in the BOMCV
Proverbs 11 in the BONAV
Proverbs 11 in the BONCB
Proverbs 11 in the BONLT
Proverbs 11 in the BONUT2
Proverbs 11 in the BOPLNT
Proverbs 11 in the BOSCB
Proverbs 11 in the BOSNC
Proverbs 11 in the BOTLNT
Proverbs 11 in the BOVCB
Proverbs 11 in the BOYCB
Proverbs 11 in the BPBB
Proverbs 11 in the BPH
Proverbs 11 in the BSB
Proverbs 11 in the CCB
Proverbs 11 in the CUV
Proverbs 11 in the CUVS
Proverbs 11 in the DBT
Proverbs 11 in the DGDNT
Proverbs 11 in the DHNT
Proverbs 11 in the DNT
Proverbs 11 in the ELBE
Proverbs 11 in the EMTV
Proverbs 11 in the ESV
Proverbs 11 in the FBV
Proverbs 11 in the FEB
Proverbs 11 in the GGMNT
Proverbs 11 in the GNT
Proverbs 11 in the HARY
Proverbs 11 in the HNT
Proverbs 11 in the IRVA
Proverbs 11 in the IRVB
Proverbs 11 in the IRVG
Proverbs 11 in the IRVH
Proverbs 11 in the IRVK
Proverbs 11 in the IRVM
Proverbs 11 in the IRVM2
Proverbs 11 in the IRVO
Proverbs 11 in the IRVP
Proverbs 11 in the IRVT
Proverbs 11 in the IRVT2
Proverbs 11 in the IRVU
Proverbs 11 in the ISVN
Proverbs 11 in the JSNT
Proverbs 11 in the KAPI
Proverbs 11 in the KBT1ETNIK
Proverbs 11 in the KBV
Proverbs 11 in the KJV
Proverbs 11 in the KNFD
Proverbs 11 in the LBA
Proverbs 11 in the LBLA
Proverbs 11 in the LNT
Proverbs 11 in the LSV
Proverbs 11 in the MAAL
Proverbs 11 in the MBV
Proverbs 11 in the MBV2
Proverbs 11 in the MHNT
Proverbs 11 in the MKNFD
Proverbs 11 in the MNG
Proverbs 11 in the MNT
Proverbs 11 in the MNT2
Proverbs 11 in the MRS1T
Proverbs 11 in the NAA
Proverbs 11 in the NASB
Proverbs 11 in the NBLA
Proverbs 11 in the NBS
Proverbs 11 in the NBVTP
Proverbs 11 in the NET2
Proverbs 11 in the NIV11
Proverbs 11 in the NNT
Proverbs 11 in the NNT2
Proverbs 11 in the NNT3
Proverbs 11 in the PDDPT
Proverbs 11 in the PFNT
Proverbs 11 in the RMNT
Proverbs 11 in the SBIAS
Proverbs 11 in the SBIBS
Proverbs 11 in the SBIBS2
Proverbs 11 in the SBICS
Proverbs 11 in the SBIDS
Proverbs 11 in the SBIGS
Proverbs 11 in the SBIHS
Proverbs 11 in the SBIIS
Proverbs 11 in the SBIIS2
Proverbs 11 in the SBIIS3
Proverbs 11 in the SBIKS
Proverbs 11 in the SBIKS2
Proverbs 11 in the SBIMS
Proverbs 11 in the SBIOS
Proverbs 11 in the SBIPS
Proverbs 11 in the SBISS
Proverbs 11 in the SBITS
Proverbs 11 in the SBITS2
Proverbs 11 in the SBITS3
Proverbs 11 in the SBITS4
Proverbs 11 in the SBIUS
Proverbs 11 in the SBIVS
Proverbs 11 in the SBT
Proverbs 11 in the SBT1E
Proverbs 11 in the SCHL
Proverbs 11 in the SNT
Proverbs 11 in the SUSU
Proverbs 11 in the SUSU2
Proverbs 11 in the SYNO
Proverbs 11 in the TBIAOTANT
Proverbs 11 in the TBT1E
Proverbs 11 in the TBT1E2
Proverbs 11 in the TFTIP
Proverbs 11 in the TFTU
Proverbs 11 in the TGNTATF3T
Proverbs 11 in the THAI
Proverbs 11 in the TNFD
Proverbs 11 in the TNT
Proverbs 11 in the TNTIK
Proverbs 11 in the TNTIL
Proverbs 11 in the TNTIN
Proverbs 11 in the TNTIP
Proverbs 11 in the TNTIZ
Proverbs 11 in the TOMA
Proverbs 11 in the TTENT
Proverbs 11 in the UBG
Proverbs 11 in the UGV
Proverbs 11 in the UGV2
Proverbs 11 in the UGV3
Proverbs 11 in the VBL
Proverbs 11 in the VDCC
Proverbs 11 in the YALU
Proverbs 11 in the YAPE
Proverbs 11 in the YBVTP
Proverbs 11 in the ZBP