Zechariah 9 (BOICB)
1 Okwu Amụma.Nke a bụ okwu ONYENWE ANYỊ megide ala Hadrak,na obodo Damaskọs ka ọ ga-ezukwa ike,nʼihi nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ ka anya mmadụ niilena ebo niile nke Izrel dị. 2 Otu ahụkwa ka ọ dị Hamat, nke dị ya nso;tinyekwara Taịa na Saịdọn, ọ bụ ezie na ha bụ ndị maara ihe nke ukwu. 3 Taịa ewuolara onwe ya ebe e wusiri ike,tụkọba ọlaọcha dịka aja,na ọlaedo dịka uzuzu nke okporoụzọ. 4 Ma Onyenwe anyị ga-anapụ ya ihe niile o nwereọ ga-atụnye ike ya nʼoke osimiri,ọ ga-ejikwa ọkụ repịa ya. 5 Ashkelọn ga-ejupụta nʼụjọ mgbe ọ ga-ahụ ihe ndị a ka ha na-eme.Gaza kwa, ga-aṅagharị onwe ya nʼime oke ihe mgbu.Ọ bụladị Ekrọn ga-ama jijiji nʼụjọ mgbe ha hụrụ na olileanya ha agwụla.A ga-anapụ Gaza eze ya ma gbukwaa ya.Ọ dịghị onye ọbụla ga-ebikwa nʼAshkelọn. 6 Ụmụ amụtara nʼịkwa iko ga-ebichi obodo Ashdọd,aga m emekwa ka mpako ndị Filistia ndị a kwụsị. 7 Aga m wezuga ọbara niile site nʼọnụ ha,wezugakwa ihe rụrụ arụ niile site nʼetiti eze ya.Ndị niile fọdụrụ ga-abụ ndị nke Chineke anyị,ha ga-adị ka otu agbụrụ na Juda.Ekrọn ga-adịkwa ka ndị Jebus. 8 Aga m echebe ụlọ m dịka onye nche,ka ndị iro ghara ịbata na ya.Ndị mkpagbu agaghị emerikwa ndị m ọzọ nʼagha,nʼihi na anọ m na nche ugbu a. 9 Ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu, gị Ada Zayọn!Tie mkpu ọṅụ, gị Ada Jerusalem!Nʼihi na lee, eze gị na-abịakwute gị,onye ezi omume na onye nwere mmeri,onye ewedara nʼala, nke na-anọkwasị nʼelu ịnyịnya ibu,ọ bụladị nʼelu nwa ịnyịnya ibu, nwa ịnyịnya na-ebu ibu. 10 Ọ ga-ewezuga ụgbọ ịnyịnya niile nke Ifrem,na ịnyịnya agha niile nke Jerusalem;a ga-agbajikwa ụta agha.Ọ ga-ewetara mba niile udo,ọchịchị ya ga-esite nʼotu oke osimiri ruo nʼosimiri nke ọzọ,sitekwa nʼOsimiri Yufretis ruo na nsọtụ niile nke ụwa. 11 Ma gị onwe gị kwa, aga m eme ka ndị a tụrụ mkpọrọ nʼolulu nke mmiri na-adịghị nwere onwe ha,nʼihi ọbara nke ọgbụgba ndụ ahụ mụ na unu gbara. 12 Lọghachinụ nʼebe unu niile e wusiri ike, unu bụ ndị mkpọrọ nwere olileanya.Ọ bụladị taa, ana m ekwupụta ya na m ga-eme ka unu lọta, gọziekwa unu okpukpu abụọ. 13 Aga m agbagọ Juda dịka m si ekwe ụta m,tinye Ifrem dịka àkụ.Aga m akwali ụmụ gị ndị ikom, gị Zayọn,ka ha megide ụmụ ndị ikom ndị Griis.Aga m eme gị ka ị dịrị ka mma agha dị nʼaka dike nʼagha. 14 Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ ga-egosi onwe ya nʼebe dị elu karịa ha,àkụ ya ga-efekwa dịka amụma.Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ ga-afụ opi ike,ọ ga-azọkwa ije nʼoke ifufe nke si na ndịda. 15 ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile ga-echebe ha.Ha ga-ebibi,zọdakwa nkume ịtụ iche nʼebe niile.Ha ga-aṅụ ihe ọṅụṅụ mekwa mkpọtụ site na mmanya;ha ga-ejupụta dịka efere,dịka efere eji efesa ihe nʼakụkụ niile ebe a na-achụ aja na-ejupụta. 16 Mgbe ụbọchị ahụ bịara, ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ha ga-azọpụta ndị ya,dịka onye ọzụzụ atụrụ si azọpụta igwe ewu na atụrụ ya.Ha ga-acha, na-egbuke nʼala ya, dịka nkume dị oke ọnụahịae tinyere nʼokpueze si na-egbuke. 17 Nʼezie, lee ka ịdị mma nke ala ahụ si dị ukwuu! Leekwa ka ịma mma ya si dị ukwuu!Mkpụrụ ubi ga-eme ka ụmụ okorobịa tozuo oke nke ọma,mmanya vaịnị ọhụrụ ga-emekwa ka ụmụ agbọghọ doo ahụ.
In Other Versions
Zechariah 9 in the ANGEFD
Zechariah 9 in the ANTPNG2D
Zechariah 9 in the AS21
Zechariah 9 in the BAGH
Zechariah 9 in the BBPNG
Zechariah 9 in the BBT1E
Zechariah 9 in the BDS
Zechariah 9 in the BEV
Zechariah 9 in the BHAD
Zechariah 9 in the BIB
Zechariah 9 in the BLPT
Zechariah 9 in the BNT
Zechariah 9 in the BNTABOOT
Zechariah 9 in the BNTLV
Zechariah 9 in the BOATCB
Zechariah 9 in the BOATCB2
Zechariah 9 in the BOBCV
Zechariah 9 in the BOCNT
Zechariah 9 in the BOECS
Zechariah 9 in the BOGWICC
Zechariah 9 in the BOHCB
Zechariah 9 in the BOHCV
Zechariah 9 in the BOHLNT
Zechariah 9 in the BOHNTLTAL
Zechariah 9 in the BOILNTAP
Zechariah 9 in the BOITCV
Zechariah 9 in the BOKCV
Zechariah 9 in the BOKCV2
Zechariah 9 in the BOKHWOG
Zechariah 9 in the BOKSSV
Zechariah 9 in the BOLCB
Zechariah 9 in the BOLCB2
Zechariah 9 in the BOMCV
Zechariah 9 in the BONAV
Zechariah 9 in the BONCB
Zechariah 9 in the BONLT
Zechariah 9 in the BONUT2
Zechariah 9 in the BOPLNT
Zechariah 9 in the BOSCB
Zechariah 9 in the BOSNC
Zechariah 9 in the BOTLNT
Zechariah 9 in the BOVCB
Zechariah 9 in the BOYCB
Zechariah 9 in the BPBB
Zechariah 9 in the BPH
Zechariah 9 in the BSB
Zechariah 9 in the CCB
Zechariah 9 in the CUV
Zechariah 9 in the CUVS
Zechariah 9 in the DBT
Zechariah 9 in the DGDNT
Zechariah 9 in the DHNT
Zechariah 9 in the DNT
Zechariah 9 in the ELBE
Zechariah 9 in the EMTV
Zechariah 9 in the ESV
Zechariah 9 in the FBV
Zechariah 9 in the FEB
Zechariah 9 in the GGMNT
Zechariah 9 in the GNT
Zechariah 9 in the HARY
Zechariah 9 in the HNT
Zechariah 9 in the IRVA
Zechariah 9 in the IRVB
Zechariah 9 in the IRVG
Zechariah 9 in the IRVH
Zechariah 9 in the IRVK
Zechariah 9 in the IRVM
Zechariah 9 in the IRVM2
Zechariah 9 in the IRVO
Zechariah 9 in the IRVP
Zechariah 9 in the IRVT
Zechariah 9 in the IRVT2
Zechariah 9 in the IRVU
Zechariah 9 in the ISVN
Zechariah 9 in the JSNT
Zechariah 9 in the KAPI
Zechariah 9 in the KBT1ETNIK
Zechariah 9 in the KBV
Zechariah 9 in the KJV
Zechariah 9 in the KNFD
Zechariah 9 in the LBA
Zechariah 9 in the LBLA
Zechariah 9 in the LNT
Zechariah 9 in the LSV
Zechariah 9 in the MAAL
Zechariah 9 in the MBV
Zechariah 9 in the MBV2
Zechariah 9 in the MHNT
Zechariah 9 in the MKNFD
Zechariah 9 in the MNG
Zechariah 9 in the MNT
Zechariah 9 in the MNT2
Zechariah 9 in the MRS1T
Zechariah 9 in the NAA
Zechariah 9 in the NASB
Zechariah 9 in the NBLA
Zechariah 9 in the NBS
Zechariah 9 in the NBVTP
Zechariah 9 in the NET2
Zechariah 9 in the NIV11
Zechariah 9 in the NNT
Zechariah 9 in the NNT2
Zechariah 9 in the NNT3
Zechariah 9 in the PDDPT
Zechariah 9 in the PFNT
Zechariah 9 in the RMNT
Zechariah 9 in the SBIAS
Zechariah 9 in the SBIBS
Zechariah 9 in the SBIBS2
Zechariah 9 in the SBICS
Zechariah 9 in the SBIDS
Zechariah 9 in the SBIGS
Zechariah 9 in the SBIHS
Zechariah 9 in the SBIIS
Zechariah 9 in the SBIIS2
Zechariah 9 in the SBIIS3
Zechariah 9 in the SBIKS
Zechariah 9 in the SBIKS2
Zechariah 9 in the SBIMS
Zechariah 9 in the SBIOS
Zechariah 9 in the SBIPS
Zechariah 9 in the SBISS
Zechariah 9 in the SBITS
Zechariah 9 in the SBITS2
Zechariah 9 in the SBITS3
Zechariah 9 in the SBITS4
Zechariah 9 in the SBIUS
Zechariah 9 in the SBIVS
Zechariah 9 in the SBT
Zechariah 9 in the SBT1E
Zechariah 9 in the SCHL
Zechariah 9 in the SNT
Zechariah 9 in the SUSU
Zechariah 9 in the SUSU2
Zechariah 9 in the SYNO
Zechariah 9 in the TBIAOTANT
Zechariah 9 in the TBT1E
Zechariah 9 in the TBT1E2
Zechariah 9 in the TFTIP
Zechariah 9 in the TFTU
Zechariah 9 in the TGNTATF3T
Zechariah 9 in the THAI
Zechariah 9 in the TNFD
Zechariah 9 in the TNT
Zechariah 9 in the TNTIK
Zechariah 9 in the TNTIL
Zechariah 9 in the TNTIN
Zechariah 9 in the TNTIP
Zechariah 9 in the TNTIZ
Zechariah 9 in the TOMA
Zechariah 9 in the TTENT
Zechariah 9 in the UBG
Zechariah 9 in the UGV
Zechariah 9 in the UGV2
Zechariah 9 in the UGV3
Zechariah 9 in the VBL
Zechariah 9 in the VDCC
Zechariah 9 in the YALU
Zechariah 9 in the YAPE
Zechariah 9 in the YBVTP
Zechariah 9 in the ZBP