2 Samuel 9 (BOICB)
1 Otu ụbọchị, Devid jụrụ ajụjụ sị, “O nwere onye fọdụrụ ndụ nʼezinaụlọ Sọl? Achọrọ m igosi onye ahụ obi ebere nʼihi Jonatan.” 2 Ọ nụrụ ihe banyere otu nwoke aha ya bụ Ziba, onye bụ otu nʼime ndị ohu Sọl. O ziri ozi ka a kpọọ ya. Mgbe ọ bịara nʼihu Devid, eze jụrụ ya sị, “Ọ bụ gị bụ Ziba?”Ọ zara sị, “E, onyenwe m, ọ bụ m ohu gị.” 3 Eze jụrụ ya sị, “Ọ dị onye fọdụrụ ndụ nʼezinaụlọ Sọl? Ọ bụrụ na ọ dị onye fọdụrụ, achọrọ m igosi ya ụdị obiọma Chineke na-egosi.”Ziba zara ya sị, “Otu nwa nwoke Jonatan, nke dara ngwụrọ nọ ndụ.” 4 Eze jụrụ, “Ebee ka ọ nọ?”Ziba zaghachiri, “Ọ nọ na Lo Deba, nʼụlọ Makia, nwa Amiel.” 5 Ya mere eze Devid ziri ka e site nʼobodo Lo Deba, nʼụlọ Makia nwa Amiel kpọta ya. 6 Mgbe Mefiboshet nwa Jonatan, nwa Sọl, bịara nʼebe Devid nọ, o hulatara isi, kpọọrọ ya isiala, nʼọnọdụ nsọpụrụ.Mgbe ahụ, Devid kpọrọ ya aha sị, “Mefiboshet,”Mefiboshet zara sị ya, “A bụ m ohu gị.” 7 Ma Devid sịrị ya, “Atụla egwu, nʼezie, aga m egosi gị obiọma nʼihi nna gị Jonatan. Aga m enyeghachi gị ala niile nna nna gị Sọl nwere. Ma ị ga-eso soro m na-eri nri na tebul m oge niile.” 8 Mefiboshet dara nʼala nʼihu eze sị, “Eze, onye ka m bụ i ji egosi nkịta nwụrụ anwụ dịka m obi ebere?” 9 Eze kpọrọ Ziba ohu Sọl ahụ sị ya, “Enyeghachila m nwa nwa nna gị ukwu ihe niile Sọl na ụlọ ya nwere. 10 Gị na ụmụ gị ndị ikom na ndị ozi gị ga-arụ ọrụ nʼubi ya ịrụpụta nri. Ma Mefiboshet, nwa nwa nna gị ukwu ga na-eri ihe na tebul m.” Ziba, nwere ụmụ ndị ikom iri na ise, na iri ndị ozi abụọ. 11 Ọ sịrị eze, “Onyenwe m, ohu gị ga-eme ihe niile eze nyere m nʼiwu.” Site nʼoge ahụ, Mefiboshet riri nri na tebul Devid dịka ọ bụ otu nʼime ụmụ ndị ikom eze. 12 Mefiboshet nwekwara otu nwa nwoke aha ya bụ Mika. Ziba na ndị niile bi nʼụlọ ya niile ghọrọ ndị ohu Mefiboshet. 13 Ma Mefiboshet biri na Jerusalem nʼihi na ọ bụ na tebul eze ka ọ na-eri nri mgbe niile. Ọ bụ onye dara ngwụrọ nʼụkwụ ya abụọ.
In Other Versions
2 Samuel 9 in the ANGEFD
2 Samuel 9 in the ANTPNG2D
2 Samuel 9 in the AS21
2 Samuel 9 in the BAGH
2 Samuel 9 in the BBPNG
2 Samuel 9 in the BBT1E
2 Samuel 9 in the BDS
2 Samuel 9 in the BEV
2 Samuel 9 in the BHAD
2 Samuel 9 in the BIB
2 Samuel 9 in the BLPT
2 Samuel 9 in the BNT
2 Samuel 9 in the BNTABOOT
2 Samuel 9 in the BNTLV
2 Samuel 9 in the BOATCB
2 Samuel 9 in the BOATCB2
2 Samuel 9 in the BOBCV
2 Samuel 9 in the BOCNT
2 Samuel 9 in the BOECS
2 Samuel 9 in the BOGWICC
2 Samuel 9 in the BOHCB
2 Samuel 9 in the BOHCV
2 Samuel 9 in the BOHLNT
2 Samuel 9 in the BOHNTLTAL
2 Samuel 9 in the BOILNTAP
2 Samuel 9 in the BOITCV
2 Samuel 9 in the BOKCV
2 Samuel 9 in the BOKCV2
2 Samuel 9 in the BOKHWOG
2 Samuel 9 in the BOKSSV
2 Samuel 9 in the BOLCB
2 Samuel 9 in the BOLCB2
2 Samuel 9 in the BOMCV
2 Samuel 9 in the BONAV
2 Samuel 9 in the BONCB
2 Samuel 9 in the BONLT
2 Samuel 9 in the BONUT2
2 Samuel 9 in the BOPLNT
2 Samuel 9 in the BOSCB
2 Samuel 9 in the BOSNC
2 Samuel 9 in the BOTLNT
2 Samuel 9 in the BOVCB
2 Samuel 9 in the BOYCB
2 Samuel 9 in the BPBB
2 Samuel 9 in the BPH
2 Samuel 9 in the BSB
2 Samuel 9 in the CCB
2 Samuel 9 in the CUV
2 Samuel 9 in the CUVS
2 Samuel 9 in the DBT
2 Samuel 9 in the DGDNT
2 Samuel 9 in the DHNT
2 Samuel 9 in the DNT
2 Samuel 9 in the ELBE
2 Samuel 9 in the EMTV
2 Samuel 9 in the ESV
2 Samuel 9 in the FBV
2 Samuel 9 in the FEB
2 Samuel 9 in the GGMNT
2 Samuel 9 in the GNT
2 Samuel 9 in the HARY
2 Samuel 9 in the HNT
2 Samuel 9 in the IRVA
2 Samuel 9 in the IRVB
2 Samuel 9 in the IRVG
2 Samuel 9 in the IRVH
2 Samuel 9 in the IRVK
2 Samuel 9 in the IRVM
2 Samuel 9 in the IRVM2
2 Samuel 9 in the IRVO
2 Samuel 9 in the IRVP
2 Samuel 9 in the IRVT
2 Samuel 9 in the IRVT2
2 Samuel 9 in the IRVU
2 Samuel 9 in the ISVN
2 Samuel 9 in the JSNT
2 Samuel 9 in the KAPI
2 Samuel 9 in the KBT1ETNIK
2 Samuel 9 in the KBV
2 Samuel 9 in the KJV
2 Samuel 9 in the KNFD
2 Samuel 9 in the LBA
2 Samuel 9 in the LBLA
2 Samuel 9 in the LNT
2 Samuel 9 in the LSV
2 Samuel 9 in the MAAL
2 Samuel 9 in the MBV
2 Samuel 9 in the MBV2
2 Samuel 9 in the MHNT
2 Samuel 9 in the MKNFD
2 Samuel 9 in the MNG
2 Samuel 9 in the MNT
2 Samuel 9 in the MNT2
2 Samuel 9 in the MRS1T
2 Samuel 9 in the NAA
2 Samuel 9 in the NASB
2 Samuel 9 in the NBLA
2 Samuel 9 in the NBS
2 Samuel 9 in the NBVTP
2 Samuel 9 in the NET2
2 Samuel 9 in the NIV11
2 Samuel 9 in the NNT
2 Samuel 9 in the NNT2
2 Samuel 9 in the NNT3
2 Samuel 9 in the PDDPT
2 Samuel 9 in the PFNT
2 Samuel 9 in the RMNT
2 Samuel 9 in the SBIAS
2 Samuel 9 in the SBIBS
2 Samuel 9 in the SBIBS2
2 Samuel 9 in the SBICS
2 Samuel 9 in the SBIDS
2 Samuel 9 in the SBIGS
2 Samuel 9 in the SBIHS
2 Samuel 9 in the SBIIS
2 Samuel 9 in the SBIIS2
2 Samuel 9 in the SBIIS3
2 Samuel 9 in the SBIKS
2 Samuel 9 in the SBIKS2
2 Samuel 9 in the SBIMS
2 Samuel 9 in the SBIOS
2 Samuel 9 in the SBIPS
2 Samuel 9 in the SBISS
2 Samuel 9 in the SBITS
2 Samuel 9 in the SBITS2
2 Samuel 9 in the SBITS3
2 Samuel 9 in the SBITS4
2 Samuel 9 in the SBIUS
2 Samuel 9 in the SBIVS
2 Samuel 9 in the SBT
2 Samuel 9 in the SBT1E
2 Samuel 9 in the SCHL
2 Samuel 9 in the SNT
2 Samuel 9 in the SUSU
2 Samuel 9 in the SUSU2
2 Samuel 9 in the SYNO
2 Samuel 9 in the TBIAOTANT
2 Samuel 9 in the TBT1E
2 Samuel 9 in the TBT1E2
2 Samuel 9 in the TFTIP
2 Samuel 9 in the TFTU
2 Samuel 9 in the TGNTATF3T
2 Samuel 9 in the THAI
2 Samuel 9 in the TNFD
2 Samuel 9 in the TNT
2 Samuel 9 in the TNTIK
2 Samuel 9 in the TNTIL
2 Samuel 9 in the TNTIN
2 Samuel 9 in the TNTIP
2 Samuel 9 in the TNTIZ
2 Samuel 9 in the TOMA
2 Samuel 9 in the TTENT
2 Samuel 9 in the UBG
2 Samuel 9 in the UGV
2 Samuel 9 in the UGV2
2 Samuel 9 in the UGV3
2 Samuel 9 in the VBL
2 Samuel 9 in the VDCC
2 Samuel 9 in the YALU
2 Samuel 9 in the YAPE
2 Samuel 9 in the YBVTP
2 Samuel 9 in the ZBP