3 John 1 (BOICB)

1 Ọ bụ okenye ahụ, Na-edegara Gaiọs, onye ahụrụ nʼanya akwụkwọ a, bụ onye m hụrụ nʼanya nʼeziokwu. 2 Onye m hụrụ nʼanya, ekpere m bụ na ahụ ga-esi gị ike, ka ihe na-agara gị nke ọma, dịka ọ na-agara mkpụrụobi gị nke ọma. 3 Aṅụrịrị m ọṅụ nke ukwu, mgbe ụfọdụ ụmụnna bịara gbaa ama banyere ikwesi ntụkwasị obi gị nye eziokwu, na otu i si nọgide na-agbaso eziokwu ahụ. 4 O nweghị ihe na-enye m ọṅụ karịa ịnụ na ụmụ m na-agbaso eziokwu. 5 Onye m hụrụ nʼanya, i kwesiri ntụkwasị obi nʼihe ọbụla nke ị na-emere ụmụnna, ọ bụ ezie na ha bụ ọbịa nye gị. 6 Ha akọọlara nzukọ banyere ịhụnanya gị. Biko, mgbe ha na-apụ, nyekwara ha aka nʼije ha nʼụzọ ga-enye Chineke otuto. 7 Ọ bụ nʼihi aha ahụ ka ha biliri ije, na-anaraghị enyemaka ọbụla site nʼaka ndị na-ekweghị ekwe. 8 Nke a mere o ji kwesi ekwesi na anyị ga-elekọta ndị dị otu a anya ka anyị bụrụ ndị so ha na-ejikọta aka nʼotu nʼọrụ eziokwu ahụ. 9 Edere m akwụkwọ ozi zigara nzukọ ahụ, ma Diotrefis onye ọ na-atọ ụtọ ịbụ onye mbụ, anabataghị anyị nke ọma. 10 Ya mere, ọ bụrụ na m abịa, aga m eme ka ihe niile ọ na-eme na ọtụtụ ihe niile ọ na-ekwu megide anyị pụta ìhè. Ọ bụghị naanị na afọ ejughi ya nʼihi ihe ndị a niile, ọ jụrụ ịnabata ndị ụmụnna, ma na-egbochi ndị ọzọ chọrọ ịnabata ha ka ha ghara ime otu ahụ. Ọ na-achụpụkwa ha site nʼụlọ nzukọ. 11 Onye m hụrụ nʼanya, eṅomila ihe dị njọ kama ṅomie ihe dị mma. Onye ọbụla na-eme ezi ihe na-egosi na o si na Chineke. Onye ọ bụlakwa na-eme ajọ ihe ahụbeghị Chineke anya. 12 Onye ọbụla na-agba ezi ama banyere Dimitriọs ọ bụladị eziokwu ahụ nʼonwe ya. Anyị na-ekwukwa ezi ihe banyere ya. Ị makwaara na ọ bụ ezi ama ka anyị na-agba. 13 Enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ idere gị nʼakwụkwọ, ma achọghị m iji mkpisi odee na inki dee ha. 14 Ọ bụ olileanya m ịbịa ịhụ gị nʼoge na-adịghị anya. Mgbe ahụ anyị ga-anọdụ ala kwuo ihe niile nʼihu nʼihu. 15 Ka udo dịrị gị. Ndị enyi niile nọ nʼebe a na-ekele gị. Kelekwa ndị enyi niile nọ nʼebe ahụ nʼaha nʼaha.

In Other Versions

3 John 1 in the ANGEFD

3 John 1 in the ANTPNG2D

3 John 1 in the AS21

3 John 1 in the BAGH

3 John 1 in the BBPNG

3 John 1 in the BBT1E

3 John 1 in the BDS

3 John 1 in the BEV

3 John 1 in the BHAD

3 John 1 in the BIB

3 John 1 in the BLPT

3 John 1 in the BNT

3 John 1 in the BNTABOOT

3 John 1 in the BNTLV

3 John 1 in the BOATCB

3 John 1 in the BOATCB2

3 John 1 in the BOBCV

3 John 1 in the BOCNT

3 John 1 in the BOECS

3 John 1 in the BOGWICC

3 John 1 in the BOHCB

3 John 1 in the BOHCV

3 John 1 in the BOHLNT

3 John 1 in the BOHNTLTAL

3 John 1 in the BOILNTAP

3 John 1 in the BOITCV

3 John 1 in the BOKCV

3 John 1 in the BOKCV2

3 John 1 in the BOKHWOG

3 John 1 in the BOKSSV

3 John 1 in the BOLCB

3 John 1 in the BOLCB2

3 John 1 in the BOMCV

3 John 1 in the BONAV

3 John 1 in the BONCB

3 John 1 in the BONLT

3 John 1 in the BONUT2

3 John 1 in the BOPLNT

3 John 1 in the BOSCB

3 John 1 in the BOSNC

3 John 1 in the BOTLNT

3 John 1 in the BOVCB

3 John 1 in the BOYCB

3 John 1 in the BPBB

3 John 1 in the BPH

3 John 1 in the BSB

3 John 1 in the CCB

3 John 1 in the CUV

3 John 1 in the CUVS

3 John 1 in the DBT

3 John 1 in the DGDNT

3 John 1 in the DHNT

3 John 1 in the DNT

3 John 1 in the ELBE

3 John 1 in the EMTV

3 John 1 in the ESV

3 John 1 in the FBV

3 John 1 in the FEB

3 John 1 in the GGMNT

3 John 1 in the GNT

3 John 1 in the HARY

3 John 1 in the HNT

3 John 1 in the IRVA

3 John 1 in the IRVB

3 John 1 in the IRVG

3 John 1 in the IRVH

3 John 1 in the IRVK

3 John 1 in the IRVM

3 John 1 in the IRVM2

3 John 1 in the IRVO

3 John 1 in the IRVP

3 John 1 in the IRVT

3 John 1 in the IRVT2

3 John 1 in the IRVU

3 John 1 in the ISVN

3 John 1 in the JSNT

3 John 1 in the KAPI

3 John 1 in the KBT1ETNIK

3 John 1 in the KBV

3 John 1 in the KJV

3 John 1 in the KNFD

3 John 1 in the LBA

3 John 1 in the LBLA

3 John 1 in the LNT

3 John 1 in the LSV

3 John 1 in the MAAL

3 John 1 in the MBV

3 John 1 in the MBV2

3 John 1 in the MHNT

3 John 1 in the MKNFD

3 John 1 in the MNG

3 John 1 in the MNT

3 John 1 in the MNT2

3 John 1 in the MRS1T

3 John 1 in the NAA

3 John 1 in the NASB

3 John 1 in the NBLA

3 John 1 in the NBS

3 John 1 in the NBVTP

3 John 1 in the NET2

3 John 1 in the NIV11

3 John 1 in the NNT

3 John 1 in the NNT2

3 John 1 in the NNT3

3 John 1 in the PDDPT

3 John 1 in the PFNT

3 John 1 in the RMNT

3 John 1 in the SBIAS

3 John 1 in the SBIBS

3 John 1 in the SBIBS2

3 John 1 in the SBICS

3 John 1 in the SBIDS

3 John 1 in the SBIGS

3 John 1 in the SBIHS

3 John 1 in the SBIIS

3 John 1 in the SBIIS2

3 John 1 in the SBIIS3

3 John 1 in the SBIKS

3 John 1 in the SBIKS2

3 John 1 in the SBIMS

3 John 1 in the SBIOS

3 John 1 in the SBIPS

3 John 1 in the SBISS

3 John 1 in the SBITS

3 John 1 in the SBITS2

3 John 1 in the SBITS3

3 John 1 in the SBITS4

3 John 1 in the SBIUS

3 John 1 in the SBIVS

3 John 1 in the SBT

3 John 1 in the SBT1E

3 John 1 in the SCHL

3 John 1 in the SNT

3 John 1 in the SUSU

3 John 1 in the SUSU2

3 John 1 in the SYNO

3 John 1 in the TBIAOTANT

3 John 1 in the TBT1E

3 John 1 in the TBT1E2

3 John 1 in the TFTIP

3 John 1 in the TFTU

3 John 1 in the TGNTATF3T

3 John 1 in the THAI

3 John 1 in the TNFD

3 John 1 in the TNT

3 John 1 in the TNTIK

3 John 1 in the TNTIL

3 John 1 in the TNTIN

3 John 1 in the TNTIP

3 John 1 in the TNTIZ

3 John 1 in the TOMA

3 John 1 in the TTENT

3 John 1 in the UBG

3 John 1 in the UGV

3 John 1 in the UGV2

3 John 1 in the UGV3

3 John 1 in the VBL

3 John 1 in the VDCC

3 John 1 in the YALU

3 John 1 in the YAPE

3 John 1 in the YBVTP

3 John 1 in the ZBP