Deuteronomy 17 (BOICB)
1 Achụrụla ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị ehi maọbụ atụrụ nwere nkwarụ ọbụla maọbụ ntụpọ. Onyinye dị otu a bụ ihe arụ nʼebe ọ nọ. 2 Ọ bụrụ na ị nụ na onye ọbụla nʼime obodo ndị ahụ ONYENWE ANYỊ nyere gị, nwoke maọbụ nwanyị na-eme ihe dị njọ nʼanya ONYENWE ANYỊ Chineke gị ime ihe megidere ọgbụgba ndụ ya, 3 ọ bụrụ na onye ahụ efee chi ndị ọzọ, maọbụ kpọọ isiala nye ha, maọbụ fee anwụ, maọbụ ọnwa, maọbụ kpakpando nke mbara eluigwe bụ ihe m na-enyeghị nʼiwu, 4 ọ bụrụ na e mere ka ị maara nʼihe dị otu a dị maọbụ ị nụ ya, ị ghaghị ịjụ ase, nyochaa ya nke ọma. Ọ bụrụ na ihe ị nụrụ bụ eziokwu, ọ bụrụ nʼezie na e mere ihe arụ dị otu a nʼala Izrel, 5 kpọrọ nwoke maọbụ nwanyị ahụ mere ihe ọjọọ dị otu a, kpọpụta ya nʼọnụ ụzọ ama obodo, tụọ ya nkume, tugbuo ya. 6 Ma otu o si dị, a gaghị eme ka onye ahụ nwụọ site naanị nʼama otu mmadụ, kama ọ ga-anwụ site nʼama mmadụ abụọ maọbụ atọ gbara. 7 Ndị ahụ gbara akaebe nʼisi ya ga-eburu ụzọ tụọ ya nkume, tupu mmadụ niile esoro tugbuo ya. Site nʼụzọ dị otu a, unu ga-ekpochapụ ihe ọjọọ site nʼetiti gị. 8 Ọ bụrụ na unu enwee okwu siri ike na mkpebi, dịka igbu ọchụ, maọbụ okwu na ụka metụtara mmadụ, maọbụ ịlụ ọgụ nke mmerụ ahụ dapụtara nʼime ya, ihe unu ga-eme bụ iweta ikpe ahụ nʼebe obibi ONYENWE ANYỊ Chineke gị họpụtara, 9 nʼihu ndị nchụaja, bụ ndị Livayị na onye nọ nʼoche ikpe nʼoge ahụ ka ha gbubie ikpe ahụ. 10 Ị ga-emekwa dịka mkpebi ha nyere gị nʼebe ahụ ONYENWE ANYỊ ga-ahọpụta. Lezie anya hụ na i mezuru ihe niile dịka ha si tụziere gị aka. 11 Mee dịka iwu ha ziri gị si dị, na dịka mkpebi ha nyere gị si dị. Ewezugala onwe gị site nʼokwu ha nyere gị nʼụzọ ọbụla 12 Ma onye ahụ ledara onye nchụaja na onye ikpe ahụ a họpụtara ije ozi nye ONYENWE ANYỊ Chineke gị ga-anwụ. Unu ga-esi nʼala Izrel wezuga ihe ọjọọ dị otu ahụ. 13 Nʼụzọ dị otu a, mmadụ niile ga-anụ ihe mere onye ahụ nupuru isi, ha ga-atụ egwu ghara ịbụ ndị mpako. 14 Mgbe ị banyere nʼala ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-enye gị, merie ndị bi nʼime ya, biri nʼime ya, i nwere ike malite iche nʼobi gị sị, “Anyị kwesiri inwe eze dịka mba ndị ọzọ niile dị anyị gburugburu.” 15 O si otu a dịrị, lezie anya hụ na onye ị ga-eme eze bụ onye ahụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị ga-ahọpụta. Onye ahụ aghaghị ịbụ onye Izrel nʼihi na i kwesighị ime onye mba ọzọ eze ka ọ chịa gị. 16 Hụ na eze ahụ ị họpụtara enweghị ọtụtụ ịnyịnya. Eze ahụ ekwesịkwaghị izipụ ndị ga-aga Ijipt ịzụpụtara ya ọtụtụ ịnyịnya ọzọ, nʼihi na ONYENWE ANYỊ agwala gị sị, “Ị gaghị alaghachi Ijipt ọzọ.” 17 Eze ahụ agaghị enwe ọtụtụ nwunye, nʼihi na nke a ga-eme ka obi ya si nʼebe ONYENWE ANYỊ nọ pụọ. Ọ gakwaghị ababiga ụba ọlaọcha na ọlaedo oke. 18 Mgbe ọ nọkwasịrị nʼocheeze dịka eze, ọ ga-esite nʼakwụkwọ iwu a ndị nchụaja bụ ndị Livayị na-edebe, depụtara onwe ya iwu a metụtara obibi ndụ ndị eze. 19 Ihe ahụ o depụtara ka ọ ga-agụ mgbe niile na ndụ ya. Nke a ga-eme ka ọ mụta ịtụ egwu ONYENWE ANYỊ Chineke ya, na ịgbaso ihe niile dị nʼiwu na ụkpụrụ ndị a. 20 Ịgụ akwụkwọ iwu a mgbe niile ga-eme ka ọ mata na o nweghị ụzọ o si dị elu karịa ụmụnna ya. Ọ ga-emekwa ka ọ ghara iwezuga onwe ya site nʼiwu a nʼụzọ ọbụla. Mgbe ahụ, ya onwe ya, na ụmụ ụmụ ya ga-achị alaeze Izrel ogologo oge.
In Other Versions
Deuteronomy 17 in the ANGEFD
Deuteronomy 17 in the ANTPNG2D
Deuteronomy 17 in the AS21
Deuteronomy 17 in the BAGH
Deuteronomy 17 in the BBPNG
Deuteronomy 17 in the BBT1E
Deuteronomy 17 in the BDS
Deuteronomy 17 in the BEV
Deuteronomy 17 in the BHAD
Deuteronomy 17 in the BIB
Deuteronomy 17 in the BLPT
Deuteronomy 17 in the BNT
Deuteronomy 17 in the BNTABOOT
Deuteronomy 17 in the BNTLV
Deuteronomy 17 in the BOATCB
Deuteronomy 17 in the BOATCB2
Deuteronomy 17 in the BOBCV
Deuteronomy 17 in the BOCNT
Deuteronomy 17 in the BOECS
Deuteronomy 17 in the BOGWICC
Deuteronomy 17 in the BOHCB
Deuteronomy 17 in the BOHCV
Deuteronomy 17 in the BOHLNT
Deuteronomy 17 in the BOHNTLTAL
Deuteronomy 17 in the BOILNTAP
Deuteronomy 17 in the BOITCV
Deuteronomy 17 in the BOKCV
Deuteronomy 17 in the BOKCV2
Deuteronomy 17 in the BOKHWOG
Deuteronomy 17 in the BOKSSV
Deuteronomy 17 in the BOLCB
Deuteronomy 17 in the BOLCB2
Deuteronomy 17 in the BOMCV
Deuteronomy 17 in the BONAV
Deuteronomy 17 in the BONCB
Deuteronomy 17 in the BONLT
Deuteronomy 17 in the BONUT2
Deuteronomy 17 in the BOPLNT
Deuteronomy 17 in the BOSCB
Deuteronomy 17 in the BOSNC
Deuteronomy 17 in the BOTLNT
Deuteronomy 17 in the BOVCB
Deuteronomy 17 in the BOYCB
Deuteronomy 17 in the BPBB
Deuteronomy 17 in the BPH
Deuteronomy 17 in the BSB
Deuteronomy 17 in the CCB
Deuteronomy 17 in the CUV
Deuteronomy 17 in the CUVS
Deuteronomy 17 in the DBT
Deuteronomy 17 in the DGDNT
Deuteronomy 17 in the DHNT
Deuteronomy 17 in the DNT
Deuteronomy 17 in the ELBE
Deuteronomy 17 in the EMTV
Deuteronomy 17 in the ESV
Deuteronomy 17 in the FBV
Deuteronomy 17 in the FEB
Deuteronomy 17 in the GGMNT
Deuteronomy 17 in the GNT
Deuteronomy 17 in the HARY
Deuteronomy 17 in the HNT
Deuteronomy 17 in the IRVA
Deuteronomy 17 in the IRVB
Deuteronomy 17 in the IRVG
Deuteronomy 17 in the IRVH
Deuteronomy 17 in the IRVK
Deuteronomy 17 in the IRVM
Deuteronomy 17 in the IRVM2
Deuteronomy 17 in the IRVO
Deuteronomy 17 in the IRVP
Deuteronomy 17 in the IRVT
Deuteronomy 17 in the IRVT2
Deuteronomy 17 in the IRVU
Deuteronomy 17 in the ISVN
Deuteronomy 17 in the JSNT
Deuteronomy 17 in the KAPI
Deuteronomy 17 in the KBT1ETNIK
Deuteronomy 17 in the KBV
Deuteronomy 17 in the KJV
Deuteronomy 17 in the KNFD
Deuteronomy 17 in the LBA
Deuteronomy 17 in the LBLA
Deuteronomy 17 in the LNT
Deuteronomy 17 in the LSV
Deuteronomy 17 in the MAAL
Deuteronomy 17 in the MBV
Deuteronomy 17 in the MBV2
Deuteronomy 17 in the MHNT
Deuteronomy 17 in the MKNFD
Deuteronomy 17 in the MNG
Deuteronomy 17 in the MNT
Deuteronomy 17 in the MNT2
Deuteronomy 17 in the MRS1T
Deuteronomy 17 in the NAA
Deuteronomy 17 in the NASB
Deuteronomy 17 in the NBLA
Deuteronomy 17 in the NBS
Deuteronomy 17 in the NBVTP
Deuteronomy 17 in the NET2
Deuteronomy 17 in the NIV11
Deuteronomy 17 in the NNT
Deuteronomy 17 in the NNT2
Deuteronomy 17 in the NNT3
Deuteronomy 17 in the PDDPT
Deuteronomy 17 in the PFNT
Deuteronomy 17 in the RMNT
Deuteronomy 17 in the SBIAS
Deuteronomy 17 in the SBIBS
Deuteronomy 17 in the SBIBS2
Deuteronomy 17 in the SBICS
Deuteronomy 17 in the SBIDS
Deuteronomy 17 in the SBIGS
Deuteronomy 17 in the SBIHS
Deuteronomy 17 in the SBIIS
Deuteronomy 17 in the SBIIS2
Deuteronomy 17 in the SBIIS3
Deuteronomy 17 in the SBIKS
Deuteronomy 17 in the SBIKS2
Deuteronomy 17 in the SBIMS
Deuteronomy 17 in the SBIOS
Deuteronomy 17 in the SBIPS
Deuteronomy 17 in the SBISS
Deuteronomy 17 in the SBITS
Deuteronomy 17 in the SBITS2
Deuteronomy 17 in the SBITS3
Deuteronomy 17 in the SBITS4
Deuteronomy 17 in the SBIUS
Deuteronomy 17 in the SBIVS
Deuteronomy 17 in the SBT
Deuteronomy 17 in the SBT1E
Deuteronomy 17 in the SCHL
Deuteronomy 17 in the SNT
Deuteronomy 17 in the SUSU
Deuteronomy 17 in the SUSU2
Deuteronomy 17 in the SYNO
Deuteronomy 17 in the TBIAOTANT
Deuteronomy 17 in the TBT1E
Deuteronomy 17 in the TBT1E2
Deuteronomy 17 in the TFTIP
Deuteronomy 17 in the TFTU
Deuteronomy 17 in the TGNTATF3T
Deuteronomy 17 in the THAI
Deuteronomy 17 in the TNFD
Deuteronomy 17 in the TNT
Deuteronomy 17 in the TNTIK
Deuteronomy 17 in the TNTIL
Deuteronomy 17 in the TNTIN
Deuteronomy 17 in the TNTIP
Deuteronomy 17 in the TNTIZ
Deuteronomy 17 in the TOMA
Deuteronomy 17 in the TTENT
Deuteronomy 17 in the UBG
Deuteronomy 17 in the UGV
Deuteronomy 17 in the UGV2
Deuteronomy 17 in the UGV3
Deuteronomy 17 in the VBL
Deuteronomy 17 in the VDCC
Deuteronomy 17 in the YALU
Deuteronomy 17 in the YAPE
Deuteronomy 17 in the YBVTP
Deuteronomy 17 in the ZBP