Deuteronomy 8 (BOICB)
1 Lezie anya hụ na i debezuru iwu ndị a niile m nyere gị taa. Ọ bụrụ na i debe ha, ọ bụghị naanị na ị ga-adị ndụ, kama ị ga-amụba, banyekwa inweta ala ahụ ONYENWE ANYỊ kwere nna nna gị ha na nkwa. 2 Chetakwa otu ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị si duo gị nʼime ọzara iri afọ anọ ndị a niile. O wedara mmụọ gị ala, nwakwaa gị ọnwụnwa ịmata ihe dị gị nʼobi, ịchọpụta ma ị ga-edebekwa iwu ya. 3 E, o wedatara mmụọ gị ala mgbe o mere ka ihe oriri kọ gị, mgbe o mere ka i rie mánà, nri ahụ gị na nna gị na-amaghị ihe ọ bụ. O mere nke a igosi gị na izi gị na ọ bụghị naanị achịcha ka mmadụ ga-eji dị ndụ, kama ọ bụ nʼokwu niile nke si nʼọnụ ONYENWE ANYỊ pụta. 4 Iri afọ anọ ndị a niile, uwe gị akaghị nka, ụkwụ gị azakwaghị aza. 5 Nʼihi ya, mata nke a nʼobi gị, na dịka nna si adọ nwa ya aka na ntị, otu a ka ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị si adọ gị aka na ntị. 6 Debe iwu ONYENWE ANYỊ Chineke gị. Na-ejegharị ije nʼụzọ ya, ma na-atụkwa ya egwu. 7 Nʼihi na ONYENWE ANYỊ Chineke gị na-ewebata gị nʼala mara mma, bụ ala nwere iyi, na ọdọ mmiri, ala nwere mmiri nke si nʼime ya na-asọpụta asọgharị nʼugwu na ndagwurugwu, 8 ọ bụ ala na-epu ọka wiiti na ọka balị, na osisi vaịnị, na osisi fiig, na osisi pomegranet, na mmanụ oliv, na mmanụ aṅụ. 9 Ọ bụkwa ala jupụtara nʼihe oriri, ebe a na-agaghị enwe ụkọ nri. Ọ bụ ala ebe igwe jupụtara nʼime ya dị ka ha bụ nkume, ala ebe ọla jupụtakwara nʼugwu ya niile. 10 Mgbe i riri rijuo afọ, too ONYENWE ANYỊ Chineke gị nʼihi ala mara mma nke o nyere gị. 11 Ma lezie anya ka ị ghara ichefu ONYENWE ANYỊ Chineke gị, na-edebeghị iwu ya niile, na ikpe ya niile, na ụkpụrụ ya niile, nke m na-enye gị taa. 12 Ka ọ ghara ị bụ, mgbe i riri rijuru afọ, mgbe i wuuru onwe gị ezi ụlọ dị mma birikwa nʼime ha, 13 mgbe igwe ehi na igwe atụrụ gị mụbara, mgbe ọlaọcha na ọlaedo gị mụbara, na mgbe ihe niile i nwere mụbara. 14 Kpachara anya hụ na nganga abanyeghị gị nʼobi, ime ka i chefuo ONYENWE ANYỊ Chineke gị onye mere ka ị site nʼIjipt, sitekwa nʼala ịbụ ohu pụta. 15 Onye duuru gị nʼime ọzara ukwu ahụ dị egwu, ebe agwọ ọjọọ na akpị jupụtara, ebe na-ekpo ọkụ, nke mmiri na-adịghị. O sitere na nkume nye gị mmiri ọṅụṅụ 16 O ji mánà nyejuo gị afọ nʼọzara, mánà ahụ nna gị ha na-amaghị ihe ọ bụ na mbụ. O mere ya nʼihi iweda mmụọ gị ala, na ịnwale gị, ka ihe si otu a gaara gị nke ọma. 17 I nwere ike kwuo sị, “Ọ bụ site nʼike aka m ka m ji baa ụba.” 18 Ma cheta ONYENWE ANYỊ Chineke gị, nʼihi na ọ bụ ya onwe ya na-enye gị ike i ji akpata akụ, ime ka ọgbụgba ndụ ya guzosie ike, bụ nke ọ ṅụrụ nna nna gị ha nʼiyi, dịka ọ dị taa. 19 Ma ọ bụrụ na i chefuo ONYENWE ANYỊ bụ Chineke gị, gbasoo chi ndị ọzọ, fee ha ofufe ma kpọọkwa isiala nye ha, ana m agba ama megide gị taa na ị ghaghị ịla nʼiyi. 20 Ọ bụrụ na unu egeghị ntị nʼolu ONYENWE ANYỊ Chineke unu, ime ihe ọ chọrọ, ọ ga-ala unu nʼiyi, dịka o si bibie mba ndị a niile dị iche iche ọ na-ebibi nʼihi unu.
In Other Versions
Deuteronomy 8 in the ANGEFD
Deuteronomy 8 in the ANTPNG2D
Deuteronomy 8 in the AS21
Deuteronomy 8 in the BAGH
Deuteronomy 8 in the BBPNG
Deuteronomy 8 in the BBT1E
Deuteronomy 8 in the BDS
Deuteronomy 8 in the BEV
Deuteronomy 8 in the BHAD
Deuteronomy 8 in the BIB
Deuteronomy 8 in the BLPT
Deuteronomy 8 in the BNT
Deuteronomy 8 in the BNTABOOT
Deuteronomy 8 in the BNTLV
Deuteronomy 8 in the BOATCB
Deuteronomy 8 in the BOATCB2
Deuteronomy 8 in the BOBCV
Deuteronomy 8 in the BOCNT
Deuteronomy 8 in the BOECS
Deuteronomy 8 in the BOGWICC
Deuteronomy 8 in the BOHCB
Deuteronomy 8 in the BOHCV
Deuteronomy 8 in the BOHLNT
Deuteronomy 8 in the BOHNTLTAL
Deuteronomy 8 in the BOILNTAP
Deuteronomy 8 in the BOITCV
Deuteronomy 8 in the BOKCV
Deuteronomy 8 in the BOKCV2
Deuteronomy 8 in the BOKHWOG
Deuteronomy 8 in the BOKSSV
Deuteronomy 8 in the BOLCB
Deuteronomy 8 in the BOLCB2
Deuteronomy 8 in the BOMCV
Deuteronomy 8 in the BONAV
Deuteronomy 8 in the BONCB
Deuteronomy 8 in the BONLT
Deuteronomy 8 in the BONUT2
Deuteronomy 8 in the BOPLNT
Deuteronomy 8 in the BOSCB
Deuteronomy 8 in the BOSNC
Deuteronomy 8 in the BOTLNT
Deuteronomy 8 in the BOVCB
Deuteronomy 8 in the BOYCB
Deuteronomy 8 in the BPBB
Deuteronomy 8 in the BPH
Deuteronomy 8 in the BSB
Deuteronomy 8 in the CCB
Deuteronomy 8 in the CUV
Deuteronomy 8 in the CUVS
Deuteronomy 8 in the DBT
Deuteronomy 8 in the DGDNT
Deuteronomy 8 in the DHNT
Deuteronomy 8 in the DNT
Deuteronomy 8 in the ELBE
Deuteronomy 8 in the EMTV
Deuteronomy 8 in the ESV
Deuteronomy 8 in the FBV
Deuteronomy 8 in the FEB
Deuteronomy 8 in the GGMNT
Deuteronomy 8 in the GNT
Deuteronomy 8 in the HARY
Deuteronomy 8 in the HNT
Deuteronomy 8 in the IRVA
Deuteronomy 8 in the IRVB
Deuteronomy 8 in the IRVG
Deuteronomy 8 in the IRVH
Deuteronomy 8 in the IRVK
Deuteronomy 8 in the IRVM
Deuteronomy 8 in the IRVM2
Deuteronomy 8 in the IRVO
Deuteronomy 8 in the IRVP
Deuteronomy 8 in the IRVT
Deuteronomy 8 in the IRVT2
Deuteronomy 8 in the IRVU
Deuteronomy 8 in the ISVN
Deuteronomy 8 in the JSNT
Deuteronomy 8 in the KAPI
Deuteronomy 8 in the KBT1ETNIK
Deuteronomy 8 in the KBV
Deuteronomy 8 in the KJV
Deuteronomy 8 in the KNFD
Deuteronomy 8 in the LBA
Deuteronomy 8 in the LBLA
Deuteronomy 8 in the LNT
Deuteronomy 8 in the LSV
Deuteronomy 8 in the MAAL
Deuteronomy 8 in the MBV
Deuteronomy 8 in the MBV2
Deuteronomy 8 in the MHNT
Deuteronomy 8 in the MKNFD
Deuteronomy 8 in the MNG
Deuteronomy 8 in the MNT
Deuteronomy 8 in the MNT2
Deuteronomy 8 in the MRS1T
Deuteronomy 8 in the NAA
Deuteronomy 8 in the NASB
Deuteronomy 8 in the NBLA
Deuteronomy 8 in the NBS
Deuteronomy 8 in the NBVTP
Deuteronomy 8 in the NET2
Deuteronomy 8 in the NIV11
Deuteronomy 8 in the NNT
Deuteronomy 8 in the NNT2
Deuteronomy 8 in the NNT3
Deuteronomy 8 in the PDDPT
Deuteronomy 8 in the PFNT
Deuteronomy 8 in the RMNT
Deuteronomy 8 in the SBIAS
Deuteronomy 8 in the SBIBS
Deuteronomy 8 in the SBIBS2
Deuteronomy 8 in the SBICS
Deuteronomy 8 in the SBIDS
Deuteronomy 8 in the SBIGS
Deuteronomy 8 in the SBIHS
Deuteronomy 8 in the SBIIS
Deuteronomy 8 in the SBIIS2
Deuteronomy 8 in the SBIIS3
Deuteronomy 8 in the SBIKS
Deuteronomy 8 in the SBIKS2
Deuteronomy 8 in the SBIMS
Deuteronomy 8 in the SBIOS
Deuteronomy 8 in the SBIPS
Deuteronomy 8 in the SBISS
Deuteronomy 8 in the SBITS
Deuteronomy 8 in the SBITS2
Deuteronomy 8 in the SBITS3
Deuteronomy 8 in the SBITS4
Deuteronomy 8 in the SBIUS
Deuteronomy 8 in the SBIVS
Deuteronomy 8 in the SBT
Deuteronomy 8 in the SBT1E
Deuteronomy 8 in the SCHL
Deuteronomy 8 in the SNT
Deuteronomy 8 in the SUSU
Deuteronomy 8 in the SUSU2
Deuteronomy 8 in the SYNO
Deuteronomy 8 in the TBIAOTANT
Deuteronomy 8 in the TBT1E
Deuteronomy 8 in the TBT1E2
Deuteronomy 8 in the TFTIP
Deuteronomy 8 in the TFTU
Deuteronomy 8 in the TGNTATF3T
Deuteronomy 8 in the THAI
Deuteronomy 8 in the TNFD
Deuteronomy 8 in the TNT
Deuteronomy 8 in the TNTIK
Deuteronomy 8 in the TNTIL
Deuteronomy 8 in the TNTIN
Deuteronomy 8 in the TNTIP
Deuteronomy 8 in the TNTIZ
Deuteronomy 8 in the TOMA
Deuteronomy 8 in the TTENT
Deuteronomy 8 in the UBG
Deuteronomy 8 in the UGV
Deuteronomy 8 in the UGV2
Deuteronomy 8 in the UGV3
Deuteronomy 8 in the VBL
Deuteronomy 8 in the VDCC
Deuteronomy 8 in the YALU
Deuteronomy 8 in the YAPE
Deuteronomy 8 in the YBVTP
Deuteronomy 8 in the ZBP